Wikiquote
igwikiquote
https://ig.wikiquote.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.24
first-letter
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wikikwotu
Ńkàtá Wikikwotu
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Abdulmumin Muhammed Ari
0
12500
34537
2026-10-26T22:54:03Z
Mmesoma Mary Faustina
1058
Jiri ''''[[w:Abdulmumin Muhammed Ari|Abdulmumin Muhammed Ari]]''' (amụrụ na 27 November 1978) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa na-anọchite anya mpaghara Nasarawa/Toto Federal na ụlọ ndị nnọchite anya mba. ==Okwu ndị Okwuru== *"Ọ bụghị ndị Abuja nhọpụtara m. Ọ bụ ndị mpaghara m nhọpụtara m. Chee echiche banyere nwaanyị na-enweghị ego nwere ike iji ụkwụ gaa ebe mgbakọ otu ndọrọndọrọ ọchịchị anyị...' kere ihü
34537
wikitext
text/x-wiki
'''[[w:Abdulmumin Muhammed Ari|Abdulmumin Muhammed Ari]]''' (amụrụ na 27 November 1978) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa na-anọchite anya mpaghara Nasarawa/Toto Federal na ụlọ ndị nnọchite anya mba.
==Okwu ndị Okwuru==
*"Ọ bụghị ndị Abuja nhọpụtara m. Ọ bụ ndị mpaghara m nhọpụtara m. Chee echiche banyere nwaanyị na-enweghị ego nwere ike iji ụkwụ gaa ebe mgbakọ otu ndọrọndọrọ ọchịchị anyị. Ọ kacha mma mgbe niile ijikọ aka na ndị tụnyere gị.Ọ bụrụ na m chọrọ ikele gị m ga-ekele igwe ndị mmadụ maọbụ ndị ntuli aka tụnyere m ọ bụghị naanị mmadụ ole na ole nwere ohere ịnọ na Abuja maọbụ ndị nwere ike ịkwụ ụgwọ ịga ebe ahụ. Onye nwere naanị N50 nwere ike ịnya okada bịa ebe mgbakọ a ka anyị na ya mee mmemme. Achọrọ m iduga ndị mpaghara m niile n'otu ka anyị wee nwee ike ịkekọrịta echiche. Achọrọ m ikele ha nakwa iwelite mmekọrịta anyị."
**'''[https://blueprint.ng/we-should-not-allow-religion-to-divide-us-ari/] https://blueprint.ng
*"Nsogbu nchekwa abụghị ihe dịịrị naanị Nasarawa. Ọ bụ ihe ịma aka mba na nke ụwa niile."
**'''[https://blueprint.ng/we-should-not-allow-religion-to-divide-us-ari/] https://blueprint.ng
*"Anyị agaghị ekwe ka okpukperechi mebie ịdị n'otu anyị. Anyị kwesịrị ịhụrịta onwe anyị n'anya. Anyị kwesịrị ịbụ ndị nche ụmụnne anyị. Chineke maara ihe mere o ji kee okpukperechi na agbụrụ dị iche iche ma dọba ha n'otu ebe. Ndekọrịta udo bụkwa okpukperechi. Okpukperechi niile na-ekwusa udo."
**'''[https://blueprint.ng/we-should-not-allow-religion-to-divide-us-ari/] https://blueprint.ng
==Njikọ Mpụga==
{{Wikipedia}}
{{DEFAULTSORT:Ari, Abdulmumin Muhammed}}
[[Category: ndọrọndọrọ ọchịchị si Naịjirịa]]
[[Category: Ọmụmụ 1978]]
[[Category: Ndị dị ndụ]]
fws28isbnmepq7ek8hi7fxvf4v4epvf
Abdulraheem Abdulmaleek Danga
0
12501
34538
2026-10-27T00:07:27Z
Mmesoma Mary Faustina
1058
Jiri ''''[[Abdulraheem Abdulmaleek Danga]]''' (amụrụ na 5 November 1968) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa na onye otu Ụlọ Ndị Nnọchiteanya na-anọchite anya Adavi/Okehi Federal Constituency na Mgbakọ Mba nke iri. ==Okwu ndị Okwuru== *"Anyị ga-anọgide na-eguzo maka ikpe ziri ezi na iwu, maka nnwere onwe ikwu okwu, nzụkọ n'efu, nnwere onwe mgbasa ozi, nnwere onwe okpukperechi,nakwa maka ikike mmadụ niile dị n'ime mmadụ dịka...' kere ihü
34538
wikitext
text/x-wiki
'''[[Abdulraheem Abdulmaleek Danga]]''' (amụrụ na 5 November 1968) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa na onye otu Ụlọ Ndị Nnọchiteanya na-anọchite anya Adavi/Okehi Federal Constituency na Mgbakọ Mba nke iri.
==Okwu ndị Okwuru==
*"Anyị ga-anọgide na-eguzo maka ikpe ziri ezi na iwu, maka nnwere onwe ikwu okwu, nzụkọ n'efu, nnwere onwe mgbasa ozi, nnwere onwe okpukperechi,nakwa maka ikike mmadụ niile dị n'ime mmadụ dịka e dere n'iwu 1999 nke Federal Republic nke Naijirịa."
**'''[https://thenigerianpost.com.ng/democracy-day-what-unites-us-as-a-people-far-supersedes-what-divides-us-hon-abdulraheem-abdulmaleek-danga/] https://thenigerianpost.com.ng
*"Iwelite mmekọrịta anyị nwere ugbu a site na mkparịta ụka ndị omeiwu bụ ụzọ kacha mma anyị ga-agba."
**'''[https://punchng.com/reps-pledge-to-strengthen-ties-with-eu/] https://punchng.com
* Ụlọ ndị nnọchiteanya hiwere otu enyi na enyi nke ndị omeiwu Naịjirịa na EU n'oge na-adịbeghị anya iji mee ka mmekọrịta mba dị n'etiti Naịjirịa na EU sikwuo ike.
**'''[https://punchng.com/reps-pledge-to-strengthen-ties-with-eu/] https://punchng.com
*EU ga-eme n'ime afọ ole na ole sochirinụ, melite mmekọrịta ya na Naịjirịa na azụmaahịa na itinye ego ma soro ndị ọrụ nkeonwe na-akpakọrịta iji mepụta ọrụ na ohere, ọkachasị maka ndị ntorobịa. EU ga-eme n'ime afọ ole na ole sochirinụ.
**'''[https://punchng.com/reps-pledge-to-strengthen-ties-with-eu/] https://punchng.com
==Njikọ Mpụga==
{{Wikipedia}}
{{DEFAULTSORT:Danga, Abdulraheem Abdulmaleek}}
[[Category: ndọrọndọrọ ọchịchị si Naịjirịa]]
[[Category: Ọmụmụ 1968]]
[[Category: Ndị dị ndụ]]
je2pv1wmto02saybp7171sgbolwdo3h
Otú:Ọmụmụ 1968
14
12502
34539
2026-10-27T00:08:10Z
Mmesoma Mary Faustina
1058
Jiri 'Ọmụmụ 1968' kere ihü
34539
wikitext
text/x-wiki
Ọmụmụ 1968
kpojitfpfyf3hta68eaw0otqewdejn7
Primrose Bogatsu
0
12503
34540
2026-10-27T10:02:48Z
Ozims Divine
1276
Jiri '[[w:Primrose Bogatsu|Primrose Bogatsu]]bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si na mba South Africa, onye bụkwa onye otu Ụlọ Omeiwu nke mpaghara North West kemgbe ọnwa Febụwarị 2023, na-anọchite anya otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị Economic Freedom Fighters (EFF). A họpụtara Bogatsu ka ọ bụrụ osote onyeisi otu EFF na mpaghara ahụ n'oge Nzukọ Mpaghara nke atọ nke otu ahụ, nke e mere na Septemba n'afọ 2022. ==Okwu ndị o kwụr...' kere ihü
34540
wikitext
text/x-wiki
[[w:Primrose Bogatsu|Primrose Bogatsu]]bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si na mba South Africa, onye bụkwa onye otu Ụlọ Omeiwu nke mpaghara North West kemgbe ọnwa Febụwarị 2023, na-anọchite anya otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị Economic Freedom Fighters (EFF). A họpụtara Bogatsu ka ọ bụrụ osote onyeisi otu EFF na mpaghara ahụ n'oge Nzukọ Mpaghara nke atọ nke otu ahụ, nke e mere na Septemba n'afọ 2022.
==Okwu ndị o kwụrụ==
*Dị ka ndị nnọchiteanya ọha, ọ bụ ọrụ anyị ilekọta ụlọ ọrụ gọọmentị iji hụ na e ji ego e kenyere ụlọ ọrụ ndị a mee ihe n'ụzọ kwesịrị ekwesị.
**[https://taungdailynews.com/2024/04/16/taung-treatment-centre-non-functional/ taungdailynews.com]
*E bu n'obi ka ebe a rụọ ọrụ dị oke mkpa n'ime obodo site n'inyere ndị na-abịa ebe ahụ aka imeri agụụ riri ha ahụ. E bu kwa n'obi inye ha ohere iji dozie àgwà ha ndị metụtara agụụ ahụ riri ha ahụ, n'ebe dị nchebe ma ghara inwe ndị ga-akatọ ha.
**[https://taungdailynews.com/2024/04/16/taung-treatment-centre-non-functional/ taungdailynews.com]
*Ka nwere ụfọdụ ihe mgbochi na-eme ka o sie ike nye ọchịchị ime obodo inye ebe ahụ ikike ịmalite ọrụ. Dịka ọ dị, usoro a na-eji awụsa mmiri ma ọ bụrụ na ọkụ agbaa anaghị arụ ọrụ, nke a na-eme ka ụlọ ahụ ghara iru n'ọkwa a chọrọ. Ruo ugbu a, ụlọ ahụ anaghị arụ ọrụ ọ bụla bara uru.
**[https://taungdailynews.com/2024/04/16/taung-treatment-centre-non-functional/ taungdailynews.com]
==Njikọ mpụga==
{{Wikipedia}}
[[Category: ndị dị ndụ]]
[[Category: onye South Africa]]
[[Category: onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị]]
6du5tp64m7k979vp578uj9nhwl4vhi1
Abiodun James Faleke
0
12504
34541
2026-10-27T11:38:06Z
Mmesoma Mary Faustina
1058
Jiri ''''[[w:Abiodun James Faleke|Abiodun James Faleke]]''' (amụrụ na 25 December 1959) bụ ọkachamara n'ihe gbasara njikwa azụmaahịa na nhazi ihe ahịa. Ọ bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị na onye otu Ụlọ Nnọchiteanya Federal nke Federal Republic nke Naijirịa, na-anọchite anya mpaghara Ikeja Federal nke steeti Lagos. N'afọ ndị mbụ nke ọrụ ya, Faleke rụrụ ọrụ n'ọkwá ndị isi njikwa na ụlọ ọrụ ha ama ama nke ukwuu....' kere ihü
34541
wikitext
text/x-wiki
'''[[w:Abiodun James Faleke|Abiodun James Faleke]]''' (amụrụ na 25 December 1959) bụ ọkachamara n'ihe gbasara njikwa azụmaahịa na nhazi ihe ahịa. Ọ bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị na onye otu Ụlọ Nnọchiteanya Federal nke Federal Republic nke Naijirịa, na-anọchite anya mpaghara Ikeja Federal nke steeti Lagos. N'afọ ndị mbụ nke ọrụ ya, Faleke rụrụ ọrụ n'ọkwá ndị isi njikwa na ụlọ ọrụ ha ama ama nke ukwuu. Ọ rụrụ ọrụ na ụlọ ọrụ mmepụta aluminom nke Naijirịa ALUMCO PLC dịka onye njikwa ịzụta ihe, na mbido afọ 200, o bufere ọrụ ya na Crown Agents Ltd dịka onye njikwa azụmaahịa.
==Okwu ndị Okwu==
*"Ọrụ obodo na-ewuli obodo ahụ elu nke ukwuu. Ha (ndị ọrụ obodo) bụ ndị teknụzụ. Ha bụ ndị anyị hụrụ, onye ndọrọndọrọ ọchịchị, na-atụkwasị obi na ha."
**'''[https://www.thecable.ng/nigeria-will-be-better-off-if-civil-servants-uphold-due-process-says-faleke/] https://www.thecable.ng
*"Ọ bụrụ mụ na ndị ọrụ oyibo kpebie ime ihe n'ụzọ kwesịrị ekwesị, echere m na obodo a ga-aka mma. Ma mgbe onye ndọrọndọrọ ọchịchị sịrị, 'ka anyị mee ya n'ụzọ ọzọ,' mgbe ahụ yawa bụ onye ọrụ oyibo asị, 'mba, ka anyị soro iwu,' echere m na Naịjirịa ga-aka mma."
**'''[https://www.thecable.ng/nigeria-will-be-better-off-if-civil-servants-uphold-due-process-says-faleke/] https://www.thecable.ng
*Ọ bụ gbasara nguzosi ike n'ihe maka mmepe nke Naịjirịa. Mgbe ị tụkwasịrị obodo a obi ma kwere na ya, ị ga-achọ ịhụ na ọ na-enwe ọganihu.
**'''[https://www.thecable.ng/nigeria-will-be-better-off-if-civil-servants-uphold-due-process-says-faleke/] https://www.thecable.ng
*"Amataghị m ihe ha na-eche mgbe ha kwuru okwu ahụ bụ 'appendage'. M bụ onye na-akwado Tinubu ma na-eguzosi ike n'azụ ya. Ọ nwetara nkwado m n'oge na-adịghị anya n'oge gara aga, ọ dịghịkwa onye m nwere ịrịọ mgbaghara maka nke ahụ. Eeh, ọ bụ eziokwu na m malitere ma rụọ ọrụ ndọrọndọrọ ọchịchị m na Legọs, site n'aka uche na amamihe ndọrọndọrọ ọchịchị nke gọvanọ mbụ ahụ."
**'''[https://thenewsnigeria.com.ng/2017/03/29/i-have-no-apologies-for-being-loyal-to-tinubu-hon-faleke/] https://thenewsnigeria.com.ng
*" N'ndọrọndọrọ ọchịchị, ihe a na-eche na ọ gaghị ekwe omume nwere ike kwe omume. Ndị a na-elebu anya dị ka ndị mmegide nwere ike ịghọ ndị otu na ndị enyi. Ndụ dị mkpụmkpụ mgbe ahụ maka nkewa ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-adịghị mkpa. Anyị kwesịrị ilekwasị anya n'ịdị n'otu na ọganihu nke mmadụ niile."
**'''[https://prnigeria.com/2026/05/31/faleke-hosts-yahaya-bello/ Reflecting on political reconciliation.] https://prnigeria.com
*"Legọs na-enwe ekele maka ndị bu ebumnuche dị mma n'obi. Steeti a na-anabata onye ọ bụla, na-enyekwa ụgwọ ọrụ maka ịgbalịsi ike, nguzosi ike n'ihe, na ebumnuche ọma, n'agbanyeghị ebe onye ahụ siri pụta."
**'''[https://thesun.ng/fg-to-deploy-digital-dashboard-to-block-revenue-leakages/ On revenue generation and making every naira work for the Nigerian people.] https://thesun.ng
*"Ego a na-enweta n'onwe ya anaghị arụ okporo ụzọ, anaghị enye ụlọ ọgwụ ngwa ọrụ, ma ọ bụ mee ka ndụ ndị obodo anyị ka mma. Ọ bụ nhazi ego n'ụzọ amamihe, nlekọta dị mma, na ntụkwasị obi na njikwa ego na-agbanwe akụ na ụba ọha na eze ka ọ ghọọ mmepe a na-ahụ anya. Ọrụ dị n'aka anyị bụ iji nānị hụ na naira nke ọ bụla rụọrọ ndị Naịjirịa ọrụ."
**'''[https://thesun.ng/fg-to-deploy-digital-dashboard-to-block-revenue-leakages/ On revenue generation and making every naira work for the Nigerian people.] https://thesun.ng
==Njikọ Mpụga==
{{Wikipedia}}
{{DEFAULTSORT:Faleke, Abiodun James}}
[[Category: ndọrọndọrọ ọchịchị si Naịjirịa ]]]
[[Category: Ọmụmụ 1959]]
[[Category: Ndị dị ndụ]]
oni0syw3bffxu8zuzr91jjzfxcd6kl9
34543
34541
2026-10-27T11:42:25Z
Mmesoma Mary Faustina
1058
/* Njikọ Mpụga */

[[Category: ndọrọndọrọ ọchịchị si Naịjirịa ]]
[[Category: Ọmụmụ 1959]]
[[Category: Ndị dị ndụ]]
qhe4lpv6fmqzlml5fzxp9pnshrcag1w
Otú:Ọmụmụ 1959
14
12505
34542
2026-10-27T11:39:27Z
Mmesoma Mary Faustina
1058
Jiri 'Ọmụmụ 1959' kere ihü
34542
wikitext
text/x-wiki
Ọmụmụ 1959
ixd3jdfqcv0xxx03j44x0zreh02r3qp