Wikiquote
igwikiquote
https://ig.wikiquote.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.48.0-wmf.3
first-letter
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wikikwotu
Ńkàtá Wikikwotu
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Delila Richards Abbott
0
7867
34926
31440
2026-11-04T15:52:11Z
Renvoy
472
34926
wikitext
text/x-wiki
''[[w: Delila Richards Abbott| Delila M. "Dee" Richards Abbott]]'' (November 4, 1908 - Disemba 1, 1998) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na nwanyị America.
== Okwu ndi okwuru ==
*Ụmụ nwanyị bụ akụ na-eleghara anya. Aghọtaghị ha nke ọma yana ike ha anaghị etolitekarị
== Njikọ mpụga ==
{{wikipedia}}
{{DEFAULTSORT:Abbott, Delila Richards}}
[[Category: Ụmụ nwanyị]]
[[Category:Ndị nwụrụ anwụ]]
[[Category:Ụmụ nwanyị amụrụ na 1900s]]
[[Category:Ụmụ nwanyị ndi ndọrọ ndọrọ ọchịchị]]
amye9jhpgi6wxff4fnnsvwe41c0yveo
Event:Her Story, Our Language: Expanding Women’s Representation on Igbo Wikiquote.
1728
12705
34925
2026-11-04T12:56:19Z
Ebube Clara
1069
Jiri '{| cellpadding="4" cellspacing="10" style="margin:auto;" |[[File:Igbo Wikimedians User Group Logo.svg|200px|link=https://meta.wikimedia.org/wiki/Igbo_Wikimedians_User_Group]] |} [[File:Event,Her Story, Our Language Expanding Women’s Representation on Igbo Wikiquote.png|thumb|Igbo Wikiquote event]] =='''Event:Her Story, Our Language Expanding Women’s Representation on Igbo Wikiquote'''== Her Story, Our Language: Expanding Women’s Representation on Igbo Wikiquote is a...' kere ihü
34925
wikitext
text/x-wiki
{| cellpadding="4" cellspacing="10" style="margin:auto;"
|[[File:Igbo Wikimedians User Group Logo.svg|200px|link=https://meta.wikimedia.org/wiki/Igbo_Wikimedians_User_Group]]
|}
[[File:Event,Her Story, Our Language Expanding Women’s Representation on Igbo Wikiquote.png|thumb|Igbo Wikiquote event]]
=='''Event:Her Story, Our Language Expanding Women’s Representation on Igbo Wikiquote'''==
Her Story, Our Language: Expanding Women’s Representation on Igbo Wikiquote is a Wikimedia project aimed at improving the representation and visibility of women on Igbo Wikiquote by documenting and translating notable quotes, sayings, and contributions of women into the Igbo language. The project seeks to preserve Igbo linguistic and cultural heritage, promote gender diversity, and ensure that the voices, wisdom, and achievements of women are represented in free knowledge platforms for present and future generations.
== '''Project Timeline''' ==
*Project Launch/Physical event - ''' Saturday, 7th November, 2026
**Time - ''' 11:00AM UTC+1'''
*Edit-A-Thon start date - ''' Saturday, 7th November, 2026
**Time - ''' 11:00AM UTC+1'''
*Edit-A-Thon end date - ''' Thursday, 30th November, 2026
**Time - ''' 12:00AM UTC+1
== '''Facilitators''' ==
* [[User:Ebube Clara|Ebube Clara]] - Project Lead/Facilitator
* [[User:Akwugo|Akwugo]] - Project Lead/Facilitator
* [[User:Lucy Iwuala|Lucy Iwuala]] - Project Lead/Facilitator
== '''Expectations''' ==
At the end of this project, the following should be achieved:
# Recruiting of new members into the Igbo Wikimedians User Group
# Increase women's representation on Igbo Wikiquote
#Bridge the gender gap by creating about 150 articles on women
#Promote the Igbo language by improving about 30 articles
=='''To-do List'''==
== '''Target audience''' ==
* Members of the Igbo Wikimedians User Group
* Wikimedia grantees
* Igbo language speakers
* Students and researchers
* Anyone interested in contributing to Wikimedia projects in Igbo
== '''Outcome''' ==
'''TBD'''
== '''Gallery''' ==
'''TBD'''
lxixtzp99l8tesf8bzdfmmhr1xh93mr
34936
34925
2026-11-05T09:31:19Z
Ebube Clara
1069
/* To-do List */
34936
wikitext
text/x-wiki
{| cellpadding="4" cellspacing="10" style="margin:auto;"
|[[File:Igbo Wikimedians User Group Logo.svg|200px|link=https://meta.wikimedia.org/wiki/Igbo_Wikimedians_User_Group]]
|}
[[File:Event,Her Story, Our Language Expanding Women’s Representation on Igbo Wikiquote.png|thumb|Igbo Wikiquote event]]
=='''Event:Her Story, Our Language Expanding Women’s Representation on Igbo Wikiquote'''==
Her Story, Our Language: Expanding Women’s Representation on Igbo Wikiquote is a Wikimedia project aimed at improving the representation and visibility of women on Igbo Wikiquote by documenting and translating notable quotes, sayings, and contributions of women into the Igbo language. The project seeks to preserve Igbo linguistic and cultural heritage, promote gender diversity, and ensure that the voices, wisdom, and achievements of women are represented in free knowledge platforms for present and future generations.
== '''Project Timeline''' ==
*Project Launch/Physical event - ''' Saturday, 7th November, 2026
**Time - ''' 11:00AM UTC+1'''
*Edit-A-Thon start date - ''' Saturday, 7th November, 2026
**Time - ''' 11:00AM UTC+1'''
*Edit-A-Thon end date - ''' Thursday, 30th November, 2026
**Time - ''' 12:00AM UTC+1
== '''Facilitators''' ==
* [[User:Ebube Clara|Ebube Clara]] - Project Lead/Facilitator
* [[User:Akwugo|Akwugo]] - Project Lead/Facilitator
* [[User:Lucy Iwuala|Lucy Iwuala]] - Project Lead/Facilitator
== '''Expectations''' ==
At the end of this project, the following should be achieved:
# Recruiting of new members into the Igbo Wikimedians User Group
# Increase women's representation on Igbo Wikiquote
#Bridge the gender gap by creating about 150 articles on women
#Promote the Igbo language by improving about 30 articles
=='''To-do List'''==
https://docs.google.com/spreadsheets/d/1Bw66XIE8W0pgvtTrFZrBZ9E1ValNr4KfDnY5BtDErCE/edit?gid=1778666774#gid=1778666774
== '''Target audience''' ==
* Members of the Igbo Wikimedians User Group
* Wikimedia grantees
* Igbo language speakers
* Students and researchers
* Anyone interested in contributing to Wikimedia projects in Igbo
== '''Outcome''' ==
'''TBD'''
== '''Gallery''' ==
'''TBD'''
d7wanws3g66rd1m71ptt7x15ha7su8r
Otú:Ụmụnwanyị na-akwado mgbanwe si Zimbabwe
14
12706
34927
2026-11-04T16:49:21Z
Iwuala Judith Chinenyenwa
1459
Jiri 'Ụmụnwanyị na-akwado mgbanwe si Zimbabwe bụ ndị na akwado mgbanwe amụrụ, zụọ ma na-arụ ọrụ na Zimbabwe' kere ihü
34927
wikitext
text/x-wiki
Ụmụnwanyị na-akwado mgbanwe si Zimbabwe bụ ndị na akwado mgbanwe amụrụ, zụọ ma na-arụ ọrụ na Zimbabwe
at47vgs9ju81tns345er18l7t9i78fr
Angeline Makore
0
12707
34928
2026-11-04T16:49:55Z
Iwuala Judith Chinenyenwa
1459
Jiri ''''[[w:Angeline Rungano Makore|Angeline Rugano Majored]]''' onye a makwaara dị ka Angeline Makore ma ọ bụ Angel Makore, bụ onye na-akwado ikike ụmụnwanyị na ụmụagbọghọ na mba Zimbabwe. A maara ya nke ọma maka mbọ ọ na-agba n'ịkwado ka akwụsị alụmdi na nwunye n'etiti ụmụaka na Zimbabwe. Ugbua, ọ na-elekọta 'Spark R.E.A.D', bụ otu na-abụghị nke gọọmentị (NGO) e guzobere iji nye ụmụagbọghọ na ụmụnwanyị na Zi...' kere ihü
34928
wikitext
text/x-wiki
'''[[w:Angeline Rungano Makore|Angeline Rugano Majored]]''' onye a makwaara dị ka Angeline Makore ma ọ bụ Angel Makore, bụ onye na-akwado ikike ụmụnwanyị na ụmụagbọghọ na mba Zimbabwe. A maara ya nke ọma maka mbọ ọ na-agba n'ịkwado ka akwụsị alụmdi na nwunye n'etiti ụmụaka na Zimbabwe. Ugbua, ọ na-elekọta 'Spark R.E.A.D', bụ otu na-abụghị nke gọọmentị (NGO) e guzobere iji nye ụmụagbọghọ na ụmụnwanyị na Zimbabwe ike. Ọ bụkwa onye so n'òtù a na-akpọ 'Girls Not Brides'. A na-ewere ya dị ka otu n'ime ụmụnwanyị Afrịka na-eto eto pụtara ìhè n'ọrụ nkwado ikike mmadụ na iweta mgbanwe dị mma n'obodo.
==Okwu ndị okwuru==
*"Ọ dị n'aka anyị ịchọta ụzọ ọhụrụ na nke okike iji guzogide mmegbu mmekọahụ a na-emegide ụmụnwanyị, ma n'ime ụlọ ma n'ebe ọha na eze.
**[https://mutualaiddisasterrelief.org/wp-content/uploads/2020/05/Beautiful-Rising-Toolkit.pdf Beautiful Rising Toolkit: Miniskirt March]
*"Ebumnuche anyị bụ iso ndị ntorobịa na-aga n'ihu n'ìhè dị na njedebe nke ọwara ahụ—n'inweta nnwere onwe mmekọrịta mmadụ na ibe ya na akụ na ụba"*
**[https://sparkreadcharity.org/about/ About Us – Founder's Note]
*"Anyị agaghị enwe ọganihu n'ụwa ebe ndị ndu anyị na ụkpụrụ anyị na-adịghị"*
** [https://www.mccaininstitute.org/programs/leadership-programs/mccain-global-leaders/ngl/angeline-makore/ Angeline Makore]
==Njikọ mpụga==
{{Wikipedia}}
{{DEFAULTSORT:Makore, Angeline}}
[[Category: Ndị dị ndụ]]
[[Category: Ụmụnwanyị na-akwado mgbanwe si Zimbabwe]]
rr8zj17p2hgochn3ricj3ozxi4tbujm
Otú:Ndị na-akwado mgbanwe si Zimbabwe
14
12708
34929
2026-11-04T17:15:41Z
Iwuala Judith Chinenyenwa
1459
Jiri 'Ndị na-akwado mgbanwe si Zimbabwe bụ ndị amụrụ na obodo ahụ na arụ ọrụ dịka onye nkwado' kere ihü
34929
wikitext
text/x-wiki
Ndị na-akwado mgbanwe si Zimbabwe bụ ndị amụrụ na obodo ahụ na arụ ọrụ dịka onye nkwado
fnj0uahw8te4jpzxg3pufl97cymr2ex
Otú:Ndị Britain na-akwado mgbanwe
14
12709
34930
2026-11-04T17:17:04Z
Iwuala Judith Chinenyenwa
1459
Jiri 'Ndị Britain na-akwado mgbanwe bụ ndị na-arụ ọrụ dịka onye nkwado mgbanwe na Britain maọbu maka Britain' kere ihü
34930
wikitext
text/x-wiki
Ndị Britain na-akwado mgbanwe bụ ndị na-arụ ọrụ dịka onye nkwado mgbanwe na Britain maọbu maka Britain
5uespgque7kn91w8ruurc3qyn45bcy4
Otú:Ndị na-akwado Agụmakwụkwọ
14
12710
34931
2026-11-04T17:18:24Z
Iwuala Judith Chinenyenwa
1459
Jiri 'Ndị na-akwado agụmakwụkwọ bụ ndị na-arụ ọrụ maka nkwado agụmakwụkwọ ma kuzie uru o bara mmadụ' kere ihü
34931
wikitext
text/x-wiki
Ndị na-akwado agụmakwụkwọ bụ ndị na-arụ ọrụ maka nkwado agụmakwụkwọ ma kuzie uru o bara mmadụ
cbxp5ksoxhov24qr0oq9t83lx60853k
Otú:Odee si Zimbabwea
14
12711
34932
2026-11-04T17:19:11Z
Iwuala Judith Chinenyenwa
1459
Jiri 'Odee si Zimbabwe bụ onye na-ede akwụkwọ, akụkọ na abụ si Zimbabwe' kere ihü
34932
wikitext
text/x-wiki
Odee si Zimbabwe bụ onye na-ede akwụkwọ, akụkọ na abụ si Zimbabwe
6j5v63znxnrp83lr8mrlenja7wad8w9
Otú:Odee Ụmụnwanyị si Britain
14
12712
34933
2026-11-04T17:19:54Z
Iwuala Judith Chinenyenwa
1459
Jiri 'Odee Ụmụnwanyị si Britain bụ onye na-ede akwụkwọ, akụkọ na abụ si Britain' kere ihü
34933
wikitext
text/x-wiki
Odee Ụmụnwanyị si Britain bụ onye na-ede akwụkwọ, akụkọ na abụ si Britain
r6yiu4gx6vd5up2ukdrljwmktafulsi
Vee Kativhu
0
12713
34934
2026-11-04T17:20:02Z
Iwuala Judith Chinenyenwa
1459
Jiri '[[File:Writer Vee Kativhu at the opening of the new block at Wordsley School (51722865490).jpg|thumb|Vee Kativhu]] '''[[w:Varaidzo "Vee" Kativhu|Varaidzo "Vee" Kativhu]]''' bụ onye Britain-Zimbabwe na-akwado agụmakwụkwọ ụmụagbọghọ, ọkà okwu mba ụwa, odee, na onye a ma ama n'elu mgbasa ozi ịntanetị. O nwetara ihe nrite 'Diana Award' n'afọ 2021, a gụnyekwara ya na ndepụta BBC nke ụmụnwanyị 100 pụtara ìhè n'afọ 2023. ==Okwu ndị okw...' kere ihü
34934
wikitext
text/x-wiki
[[File:Writer Vee Kativhu at the opening of the new block at Wordsley School (51722865490).jpg|thumb|Vee Kativhu]]
'''[[w:Varaidzo "Vee" Kativhu|Varaidzo "Vee" Kativhu]]''' bụ onye Britain-Zimbabwe na-akwado agụmakwụkwọ ụmụagbọghọ, ọkà okwu mba ụwa, odee, na onye a ma ama n'elu mgbasa ozi ịntanetị. O nwetara ihe nrite 'Diana Award' n'afọ 2021, a gụnyekwara ya na ndepụta BBC nke ụmụnwanyị 100 pụtara ìhè n'afọ 2023.
==Okwu ndị okwuru==
*"Egwuregwu bụ egwuregwu, anyị bịakwara igwu egwu
**[https://assembly.malala.org/stories/a-conversation-with-vee-kativhu A conversation with YouTuber and girls’ education activist Vee Kativhu]
*Kwere n'onwe gị mgbe ị yi uwe ahụ. Atụla egwu ibuli aka gị elu. Atụla egwu ide edemede gbasara ihe ndị dị gị mkpa. Atụla egwu ime ihe ndị nwere ike ịnwe ihe ize ndụ, iji kwalite ihe ị chọrọ ka ndị mmadụ nụ n'ọnụ gị.
**[https://assembly.malala.org/stories/a-conversation-with-vee-kativhu A conversation with YouTuber and girls’ education activist Vee Kativhu]
*Mgbasa ozi na ịntanetị dị oke mkpa n'ịgbanwe echiche ndị mmadụ.
** [https://www.net-a-porter.com/en-us/porter/article-861c61943c85d299/incredible-women/incredible-women/vee-kativhu Vee Kativhu Interview: Incredible Women Of 2024]
*N'ụwa niile, ndị ntorobịa nọ n'ọrụ, na-ejikọ aka ma na-agba mbọ iji weta mgbanwe. Ya mere, ihe na-enye m olileanya bụ ịhụ agụụ na mkpebi siri ike dị n'ime ndị enyi m, yana ndị m na-akpọ ndị ndu m. Ọdịnihu ga-adị n'aka ndị kwesịrị ntụkwasị obi ma ọ bụrụ na anyị anọgide na-agba mbọ.
** [https://www.net-a-porter.com/en-us/porter/article-861c61943c85d299/incredible-women/incredible-women/vee-kativhu Vee Kativhu Interview: Incredible Women Of 2024]
==Njikọ mpụga==
{{Wikipedia}}
{{DEFAULTSORT:Kativhu, Vee}}
[[Category:Ndị na-akwado mgbanwe si Zimbabwe]]
[[Category: Ndị Britain na-akwado mgbanwe]]
[[Category: Ndị na-akwado Agụmakwụkwọ]]
[[Category:Odee si Zimbabwea]]
[[Category:Odee Ụmụnwanyị si Britain]]
jd8tuacn2cz02p0d8xuczr5cc2gekn4
Letty Chiwara
0
12714
34935
2026-11-04T18:14:46Z
Iwuala Judith Chinenyenwa
1459
Jiri ''''[[w:Letty Chiwara|Letty Chiwara]]''' (onye a mụrụ na Febụwarị 1967) bụ onye Zimbabwe na-arụ ọrụ n'ime òtù United Nations. Ọ bụ onye nnọchiteanya UN Women na Malawi, na African Union Commission, nakwa na UN Economic Commission for Africa—ọkwá ọ malitere ijide na Mee 2013. Na mbụ, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchiteanya UN Women na Ethiopia. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi na-ahụ maka Africa na UNIFEM na UN Women ruo afọ...' kere ihü
34935
wikitext
text/x-wiki
'''[[w:Letty Chiwara|Letty Chiwara]]''' (onye a mụrụ na Febụwarị 1967) bụ onye Zimbabwe na-arụ ọrụ n'ime òtù United Nations. Ọ bụ onye nnọchiteanya UN Women na Malawi, na African Union Commission, nakwa na UN Economic Commission for Africa—ọkwá ọ malitere ijide na Mee 2013. Na mbụ, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchiteanya UN Women na Ethiopia. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi na-ahụ maka Africa na UNIFEM na UN Women ruo afọ iri na abụọ, ebe ọ nọ na New York City, United States. Chiwara duziri mmekọrịta atụmatụ dị mkpa n'etiti UN Women na ọtụtụ òtù dị iche iche, gụnyere European Commission, World Bank, OECD DAG Gender Net, FEMNET, YWCA, African Union Commission, UNECA, na African Development Bank.
==Okwu ndị okwuru==
*Achọpụtala m na ndidi dị oke mkpa, dịkwa ka ịmụta ige ntị.
**[https://www.atlaswomen.org/profiles/2020/1/7/letty-chiwara ATLAS: Letty Chiwara]
*Ihe kacha mkpa nye m bụ inwe ezigbo ihe ọmụma na ahụmahụ gbasara isiokwu ọ bụla a na-atụle. Ọ bụ naanị otu ahụ ka m ga-esi mee ka a nụ olu m.
**[https://www.atlaswomen.org/profiles/2020/1/7/letty-chiwara ATLAS: Letty Chiwara]
*Kwere n'onwe gị! Gaa n'ihu mee ya! Ekwela ka onye ọ bụla maọbụ ihe ọ bụla gbochie gị.
**[https://www.atlaswomen.org/profiles/2020/1/7/letty-chiwara ATLAS: Letty Chiwara]
== Njikọ mpụga==
{{Wikipedia}}
{{DEFAULTSORT:Chiwara, Letty}}
[[Category: Ụmụ nwanyị si Zimbabwe]]
[[Category: Ndị na-akwado mgbanwe si Zimbabwe]]
[[Category: Ndị ọrụ United Nations]]
[[Category: Ndị na-akwado ikike ụmụ nwanyị]]
185l806k4clzbsu3z3vhh87qjdjkem1
Amina Pahad
0
12715
34937
2026-11-05T10:16:05Z
Ebube Clara
1069
Created article
34937
wikitext
text/x-wiki
'''[[w:Amina Pahad|Amina Pahad]]''' bụ onye na-akwado South Africa n'ọgụ megide apartheid na onye otu [[w:Transvaal Indian Congress|Transvaal Indian Congress]]. O sonyere na mkpọsa mmegide na-enweghị isi nke 1946 megide Iwu Nchekwa Ala Eshia na Nnọchiteanya Ndị India ma sonye na ụmụ nwanyị mbụ sitere na Transvaal iji biri n'ebe a machibidoro iwu na Durban. E jidere ya ma tụọ ya mkpọrọ n'oge mkpọsa ahụ, o mechara sonye na mkpọsa nnupụisi nke 1952 na ngagharị iwe ụmụ nwanyị nke 1956 na Union Buildings.
==Okwu ndị ọkwụrụ ==
*Achọghị m ka di m mara ihere na ihe isi ike dị na ịga mkpọrọ, kama m ga-ahọrọ ịrụ ọrụ afọ ofufo n'ọnọdụ ya.
**[https://sahistory.org.za/sites/default/files/muslim_portraits_goolam_vahed_0.pdf ''Muslim Portraits: The Anti-Apartheid Struggle'']
==Njikọ mpụga ==
{{Wikipedia}}
{{DEFAULTSORT:Pahad, Amina}}
[[Category:Ndị nwụrụ anwụ]]
[[Category:Ụmụ nwanyị]]
[[Category:Ụmụ nwanyị Afrịka]]
0ox18g71ll7d0v475vvy1z2sd8goi9f