Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.46.0-wmf.26 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Eserese 0 580 29728 17301 2026-04-28T13:45:29Z Dagentle 369 added audio pronunciation 29728 wikitext text/x-wiki '''[https://upload.wikimedia.org/wikipedia/commons/f/f3/Ig-Eserese.ogg Eserese]''' [[Usòrò:Máscara Agbogho Mmwo (02).jpg|thumb|right|alt=Eserese|Eserese]] ==Nkowa== [[Usòrò:Máscara Agbogho Mmwo (02).jpg|thumb|áká_ịậnạ|I rüwa Picture (aturu)]] Nke a bu ihe ndi okwanka n'ese dika mmadu,okooko.ugbo elu, nke ala w.d.g ===Nkejiasusu=== Aha ===Omumaatu=== Ihe eserese di na ogbe anyi mara mma ===Mkpoputa=== [[File:Ig-eserese.ogg|áká_èkpè|thumb|Eserese]] ===Olumba=== Or ==Ntughari n'asusu ozo== ===Bekee=== [https://en.m.wikipedia.org/wiki/Drawing Drawing] [[Òtù:aha]] m459kmwzc7yza9fn0dr45d7zy8cbim1 abụmọnụ 0 1707 29730 6957 2026-04-28T13:56:02Z Dagentle 369 added audio pronunciation 29730 wikitext text/x-wiki =nkọwa= Ịbụ̀ mmadụ ọnụ maọbụ ịkọcha mmadụ. ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Abụmaọnụ nna ya mezuru n'isi ya. ===mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Dagentle-abụmaọnụ.wav]] ===olumba=== =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/curse [[Òtù:aha]] 1s307fnnzrglbweihscwn8r9ka9scx7 akara ukwu dijitalụ 0 1779 29729 7472 2026-04-28T13:53:21Z Dagentle 369 added audio pronunciation 29729 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == * ozi ma ọ bụ ihe banyere otu onye dị na ịntanetị n'ihi ọrụ ha n'ịntanetị, ebe ọ na aga na ịntanetị, na ndị ọ na akpọturu na ịntanetị * usoro data mmadụ mepụtara mgbe ọ na-eje na ịntanetị gụnyere weebụsaịtị ọ gara, ozi ịntanetị ọ zigara, yana ozi ọnyefere n'okpuru ọrụ ịntanetị gụnyere data ọ na-ahapụ n'ịntanetị n'amaghị ama === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Dagentle-akara ukwu dijitalụ.wav]] === Mkpọpụta === === Olumba === == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[wiktionary:digital_footprint|Digital footprint]] [[Òtù:aha]] 2y4p1gallvqskn6wks90jz3dkqyndll amamihe 0 1848 29731 7854 2026-04-28T14:01:12Z Dagentle 369 added audio pronunciation 29731 wikitext text/x-wiki '''Amamihe''' ===Nkọwa=== '''Amamihe''' bụ mmadụ inwe ezi ọgụgụ isi, echiche tọọrọ atọ na ncheta zuru oke. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ada nwere '''amamihe'''. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-amamihe.ogg]] ===Olumba=== amamife, amamive =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/intelligence intelligence] [[Òtù:aha]] mv2sxzuijhoof63g0xlnryk9yu2824o oporo 0 2912 29732 13244 2026-04-28T14:05:34Z Dagentle 369 added audio pronunciation 29732 wikitext text/x-wiki '''Oporo''' =Nkọwa= Nke a bụ otu n'ime ọtụtụ anụ na adị ka ịsha na-ebi na mmiri a na-eri eri. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Biko were oporo ndi ahụ wee sie ofe ahụ. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-oporo.ogg]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/shrimp shrimp] [[Òtù:aha]] 7etazbo9yglyz0dfpnw69m0krpxz8ga ihe oyiyi 0 5003 29727 27418 2026-04-28T13:42:39Z Dagentle 369 added audio pronunciation 29727 wikitext text/x-wiki '''ihe oyiyi''' == Nkọwa == Ihe eserese ma ọ bụ ihe atụ nke na-egosi ụdị mmadụ ma ọ bụ ihe. === Nkejịasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === * Ha hụrụ '''ihe oyiyi''' ahụ n’ụlọ ngosi ihe. * Ọ kpọrọ '''ihe oyiyi''' dịka ihe ncheta. === Mkpọpụta === [[File:Ig-ihe oyiyi.ogg]] /ihe ɔjiji/ === Ọrụmba === [[Category:Aha]] == Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ == === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/icon Icon] ivihnhhowdy988z8n599wiml9qzn3k7 Emume Ọjọnkwụ 0 6227 29733 2026-04-28T19:17:49Z Soft-P 1257 Created Ọjonkwụ Festival 29733 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == bụ omume === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmumaatụ === === Mkpọpụta === === Olumba === == Ntughari n' asụsụ ọzọ == == Bekee == n9qysmc8d7olqw9zjxjdwmte0ey39z3 29734 29733 2026-04-28T19:21:46Z Soft-P 1257 /* Nkọwa */ updated information about this festival 29734 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == Emume Ọjonkwụ nke Mpu bụ emume ọdịnala a na-eme kwa afọ, nke a maara nke ọma maka ntụrụndụ na ịdị n’otu n’obodo. A na-eme ya n’ihu ọha, ọ bụghị emume nzuzo. Ndị na-eyi Ọjonkwụ bụ ụmụ nwoke, ọkachasị ndị ntorobịa, ebe ụmụ nwanyị na-esonye site n’ịbụ ndị na-ekiri, na-abụ abụ, na-agba egwu. Uwe Ọjonkwụ mara mma nke jupụtara na agba dị iche iche na ụda Okpọnanị na-eme ka emume ahụ bụrụ nke na-atọ ụtọ. Emume a na-enyere aka ichekwa omenala ma na-ewusi mmekọrịta obodo ike. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmumaatụ === === Mkpọpụta === === Olumba === == Ntughari n' asụsụ ọzọ == == Bekee == rs3nfheebvh43f08fu68ku9wrb22jbj 29735 29734 2026-04-28T19:23:52Z Soft-P 1257 /* Nkejiasụsụ */ updated information about the festival 29735 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == Emume Ọjonkwụ nke Mpu bụ emume ọdịnala a na-eme kwa afọ, nke a maara nke ọma maka ntụrụndụ na ịdị n’otu n’obodo. A na-eme ya n’ihu ọha, ọ bụghị emume nzuzo. Ndị na-eyi Ọjonkwụ bụ ụmụ nwoke, ọkachasị ndị ntorobịa, ebe ụmụ nwanyị na-esonye site n’ịbụ ndị na-ekiri, na-abụ abụ, na-agba egwu. Uwe Ọjonkwụ mara mma nke jupụtara na agba dị iche iche na ụda Okpọnanị na-eme ka emume ahụ bụrụ nke na-atọ ụtọ. Emume a na-enyere aka ichekwa omenala ma na-ewusi mmekọrịta obodo ike. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmumaatụ === N’oge Ọjonkwụ na Mpu, ụmụ okorobịa na-eyi Ọjonkwụ na-agba egwu, ebe a na-akụ Okpọnanị. === Mkpọpụta === === Olumba === == Ntughari n' asụsụ ọzọ == == Bekee == 3cwp68vgdqbm12a8tmdokfkyc5d5tgz ezeihū 0 6228 29736 2026-04-29T09:09:30Z Nachi kim 1137 Created a new page 29736 wikitext text/x-wiki '''ezeihū''' === NKowa=== ezé dị n'ihu eji ehicha ezé === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === I lee ya anya n'ezeihu, ị chọpụta na ọ bụghịzị nwata. === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-ezeihū.wav]] 0u6oi7ydzl1gkblspkkrg8dg4ki3spb imē 0 6229 29737 2026-04-29T11:37:34Z Nachi kim 1137 Created a new page 29737 wikitext text/x-wiki '''imē''' === Nkọwa === Bu n’ime,n’ụzọ ime,ime ụlọ === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === Akụnna nọ n'ime ụlọ. === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-imē.wav]] === Ntụgharị n'asụsụ ọzọ === ===Bekee=== #[[#English|inside]] #[[#English|interior]] dtswin9gwal4ac934u3ftj57l09uhrq gọ ofọ 0 6230 29738 2026-04-29T11:48:16Z Nachi kim 1137 Created a new page 29738 wikitext text/x-wiki '''gọ ofọ''' === Nkọwa === Bu ịkpọku ikike nke eziokwu,ịkpọku ikpe ziri ezi,ịṅụ iyi ma ọ bụ ịrịọ arịrịọ n’ike nsọ (ọ̀fọ̀) === Nkejiasụsụ === Ngwaa === Ọmụmaatụ === Eze obodo gọrọ ọfọ oge a na-awa ji ọhụrụ === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-gọ ofọ.wav]] lvkaqk7zu58ipphnj8obj5otppudemu Bèkeè 0 6231 29739 2026-04-29T11:55:53Z Nachi kim 1137 Created a new page 29739 wikitext text/x-wiki '''Bèkeè''' === Nkọwa === Bu asụsụ nke sitere na England ma na-asụkarị n'ụwa niile; Bekee === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === Ọ na-asụ asụsụ Bekee. === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-Bèkeè.wav]] === Ntụgharị n'asụsụ ọzọ === ===Bekee=== [[#English|English]] do3kal82sclpgeamirusb5kbkb9i302