Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.46.0-wmf.26 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Agụlọ 0 73 30195 29164 2026-05-04T20:42:06Z Ozims Divine 1011 /* Mkpọpụta */ 30195 wikitext text/x-wiki '''Agụlọ''' ==Nkọwa== Nke a bu aha ana-kpo ụdịrị ngweré nke n'anọ n'arụ ụlọ ebe obibi mmadụ ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nnem gburu Agụlọ atọ n'elu isekwu anyị. Ga mechie ite nri ahụ kà Agụlo ghara ịbanye n'ime ya ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Ozims Divine-Agụlọ.wav]] ===Olumba=== Chekenche ụlọ [ Ukpor,Nnewi-south Anambarazsz ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/house_lizards#English] [[Òtù:WikiLovesNames]] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Anụmanụ]] [[Òtù:Anụ ọhịa ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] 0bylnwxj4jez5jvh8knv5i8ennut1vj Enyi Mmiri 0 570 30188 29931 2026-05-04T14:50:48Z Miracle2024 1230 /* Mkpọpụta */ 30188 wikitext text/x-wiki '''Enyi Mmiri''' ==Nkọwa== Nke a bụ nnukwu anụmanu nwere ike ibi n'ani maọbụ n'mmiri.Ọ na ebu afọime nari ubochi abụọ,iri anọ na atọ tutu ọ mụọ nwa. O nwere ike inọ Iri afọ anọ ruo iri ise ===Nkejiasụsụ=== Aha [[File:Hippopotamus in Chobe National Park 01.jpg|thumb|Hippopotamus in Chobe National Park 01]] ===Ọmụmaatụ=== Enyi mmiri nke a akara nka nke ukwuu ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Enyi mmirì.ogg]] ===Olumba=== ==Ntụghari n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/hippopotamus Hippopotamus] [[Òtù:aha]] 601qw0yunpruyr3f9lqtd0gb5ll5q32 meelu ozi ọnụ 0 2307 30190 29935 2026-05-04T18:34:42Z Miracle2024 1230 /* ọmụmatụ */ added audio pronunciation 30190 wikitext text/x-wiki '''meelu ozi ọnụ''' =nkọwa= nke a bụ ozi eji kọmputa ezijere mmadụ na meelu ya nke bụ ọ meepe ya ọ nụ ihe onye ziteere ozi kwuru/ziri dika osi zite ya. ===nkejiasụsụ=== aha ===ọmụmatụ=== E nwetara m meelu ozi ọnụ abụọ banyere asọmpi Igbo Wiktionary ===Mkpoputa== [[File:Ig-Meelú ozi ọnụ.ogg]] ===mkpọpụta=== [[File:Ig-meelu ozi ọnụ.ogg]] ===olumba=== =NtỤgharị n'asụsụ oọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionry.org/wiki/voice mail voice mail] [[Òtù:aha]] 928g64qz9tq5pw7912oj385oxujr9r0 30191 30190 2026-05-04T18:35:51Z Chinemeremprince 528 30191 wikitext text/x-wiki '''meelu ozi ọnụ''' =nkọwa= nke a bụ ozi eji kọmputa ezijere mmadụ na meelu ya nke bụ ọ meepe ya ọ nụ ihe onye ziteere ozi kwuru/ziri dika osi zite ya. ===nkejiasụsụ=== aha ===ọmụmatụ=== E nwetara m meelu ozi ọnụ abụọ banyere asọmpi Igbo Wiktionary ===Mkpoputa== [[File:Ig-Meelú ozi ọnụ.ogg]] ===olumba=== =NtỤgharị n'asụsụ oọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionry.org/wiki/voice mail voice mail] [[Òtù:aha]] py1dk6k0zlefc98r2ueuwp7n4tolv85 30192 30191 2026-05-04T18:37:01Z Miracle2024 1230 /* mkpọpụta */ added audio pronunciation 30192 wikitext text/x-wiki '''meelu ozi ọnụ''' =nkọwa= nke a bụ ozi eji kọmputa ezijere mmadụ na meelu ya nke bụ ọ meepe ya ọ nụ ihe onye ziteere ozi kwuru/ziri dika osi zite ya. ===nkejiasụsụ=== aha ===ọmụmatụ=== E nwetara m meelu ozi ọnụ abụọ banyere asọmpi Igbo Wiktionary ===olumba=== =NtỤgharị n'asụsụ oọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionry.org/wiki/voice mail voice mail] [[Òtù:aha]] lviadg0v42tmhby23xuayraxlxag4ji 30194 30192 2026-05-04T18:41:28Z Miracle2024 1230 /* Mkpoputa */ added audio pronunciation 30194 wikitext text/x-wiki '''meelu ozi ọnụ''' =nkọwa= nke a bụ ozi eji kọmputa ezijere mmadụ na meelu ya nke bụ ọ meepe ya ọ nụ ihe onye ziteere ozi kwuru/ziri dika osi zite ya. ===nkejiasụsụ=== aha ===ọmụmatụ=== E nwetara m meelu ozi ọnụ abụọ banyere asọmpi Igbo Wiktionary ===Mkpoputa==== [[File:Ig-Meelú ozi ọnụ.ogg]] ===olumba=== =NtỤgharị n'asụsụ oọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionry.org/wiki/voice mail voice mail] [[Òtù:aha]] 6722xx2s4kkbwe6p7kaqo3n71cz9nqg ndagwurugwu 0 2465 30186 29888 2026-05-04T14:45:15Z Miracle2024 1230 /* Mkpọpụta */ added audio pronunciation 30186 wikitext text/x-wiki [[Usòrò:Bergtocht van Prasüras, door het Val Trupchun naar Alp Purcher 18-09-2019. (actm.) 07.jpg|thumb|otu ndagwurugwu]] [[Usòrò:Galtür - Jamtal 01.jpg|thumb|ndagwurugwu]] == Nkọwa == ala di ala n’agbata ugwu na ugwu, nke a na - enwe osimiri ma o bu iyi na-etiti ya === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === * Ndagwurugwu Iva dị n’Enugwu ebe a na-egwu kol * Enwere ndagwurugwu n’obodo unu? === Mkpọpụta [[File:Ig-ndagwurugwù.ogg]] === Olumba === == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[wiktionary:valley|Valley]] [[Òtù:aha]] 03kum1zhyqzmufuysx1wtxq8qbenwy7 30193 30186 2026-05-04T18:38:03Z Chinemeremprince 528 /* Ọmụmaatụ */ 30193 wikitext text/x-wiki [[Usòrò:Bergtocht van Prasüras, door het Val Trupchun naar Alp Purcher 18-09-2019. (actm.) 07.jpg|thumb|otu ndagwurugwu]] [[Usòrò:Galtür - Jamtal 01.jpg|thumb|ndagwurugwu]] == Nkọwa == ala di ala n’agbata ugwu na ugwu, nke a na - enwe osimiri ma o bu iyi na-etiti ya === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === * Ndagwurugwu Iva dị n’Enugwu ebe a na-egwu kol * Enwere ndagwurugwu n’obodo unu? === Mkpọpụta=== [[File:Ig-ndagwurugwù.ogg]] === Olumba === == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[wiktionary:valley|Valley]] [[Òtù:aha]] skhxpm2993qy27x18axhv056g9hepf8 ịsam 0 3231 30197 30178 2026-05-04T22:04:43Z Ozims Divine 1011 /* mkpọpụta */ 30197 wikitext text/x-wiki =nkọwa= Anụ na-enweghị ọkpụkpụ. Mkpo ya na-eji nji. A na-ahụ ya na mmiri ma ọ bụ akụkụ ya. [[Usòrò:Periwinkles on display at Garki Market, Abuja, Nigeria.jpg|thumb|Periwinkles on display at Garki Market, Abuja, Nigeria|thumb|isam]] ===nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Ọ zụrụ ịsam n'ahịa taa. ===mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Ozims Divine-ịsam.wav]] ===olumba=== #ututu #mfị # Atitara =ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/periwinkle [[Òtù:aha]] f24cim5tn7azqcqnfff9a294nwatzp5 nkwekọrịta basel 0 4133 30196 29902 2026-05-04T22:02:10Z Ozims Divine 1011 /* Mkpokọta */ 30196 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ nkwekọrịta mba ụwa nke emebere iji belata mmegharị nke ihe mkpofu dị ize ndụ n'etiti mba dị iche iche, yana igbochi mbufe ihe mkpofu nwere ọghọm na ndụ site na mba ndị mepere emepe gaa na mba ndị n'emepeghi emepe. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nkwekọrịta Basel mere ka ebelata ọghọm ===Mkpokọta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Ozims Divine-nkwekọrịta basel.wav]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Basel_Convention Basel_Convention] [[Òtù:Aha]] [[Òtù: Ikike gburugburu ebe obibi]] csji7jleea07omg2h0ggm7gzf4124a8 mkpofu plastik 0 4169 30189 25308 2026-05-04T18:25:44Z Eboms Divinefavour 1028 /* Mkpọpụta */ 30189 wikitext text/x-wiki [[File:Pollution plastique 2.jpg|thumb|Pollution plastique 2]] ==Nkọwa== Nke bụ nchịkọta nke ihe rọba na ihe dị iche iche dịka karama plastik, akpa eji plastik mepụta na ihe ndị ọzọ na gburugburu ụwa nke na-emetụta ụmụ mmadụ, anụ ọhịa na ebe obibi ha. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Mkpofu plastic n'emetọ ogige ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Anastesia chi-Mkpofu plastik.wav|LL-Q33578_(ibo)-Anastesia_chi-Mkpofu_plastik]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Plastic%20pollution Plastic pollution] [[Category:Aha]] [[Category: Ikike gburugburu ebe obibi]] [[Otú:aha]] [[Otú:Ikike mmadu]] kvuoyw8a01q7jtzgxc195fo4l0ayazh puku abụọ na narị abụọ na iri itoolu na asaa 0 5242 30198 28100 2026-05-05T05:03:29Z Chinemeremprince 528 30198 wikitext text/x-wiki '''Puku abụọ na narị abụọ na iri itoolu na Asaa ''' === Nkọwa === Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa [[puku abụọ na narị abụọ na iri itoolu na isii ]] na kwa tupu agụọ [[puku abụọ na narị abụọ na iri itoolu na asatọ ]]. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== N’afọ puku abụọ na iri, ihe di egwu mere na mba Naịjịrịa. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-IfyClassique-puku abụọ na narị abụọ na iri itoolu na asaa.wav]] ===Ọlụmba=== === Ntụgharị n' asụsụ ọzọ === == Bekee == [https://en.wiktionary.org/wiki/ Two thousand two hundred and ninety seven] (2297) [[Category: Aha]] [[Category: Ọnụọgụgụ]] [[Category: Wiki for Catholic Youths]] tld2xa4g3b9p2axtizpxtwe9inmqx93 Ezi 0 6207 30185 29852 2026-05-04T14:40:01Z Miracle2024 1230 /* Mkpọpụta */ added audio pronunciation 30185 wikitext text/x-wiki [[Image:Pig farm Vampula 9.jpg|thumb|right|250px]] [[File:Wildschwein, Nähe Pulverstampftor (cropped).jpg|thumb|250px|]] ==Nkọwa== Otu n'ime anụmanụ chukwu kere bụ nke na-ebi n'ulọ. A na-azụ ya maka oriri maọbụ orire iji nweta ego. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Ezi bụ anụ ụlọ ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ezi.ogg]] [[File:Ig-Ezì.ogg]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/pig pig] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Anụmanụ]] [[Òtù:Anụ ụlọ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] tm29vcii8ep0shs3dcx3bfpoz575w47 30187 30185 2026-05-04T14:46:51Z Miracle2024 1230 /* Mkpọpụta */ 30187 wikitext text/x-wiki [[Image:Pig farm Vampula 9.jpg|thumb|right|250px]] [[File:Wildschwein, Nähe Pulverstampftor (cropped).jpg|thumb|250px|]] ==Nkọwa== Otu n'ime anụmanụ chukwu kere bụ nke na-ebi n'ulọ. A na-azụ ya maka oriri maọbụ orire iji nweta ego. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Ezi bụ anụ ụlọ ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ezì.ogg]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/pig pig] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Anụmanụ]] [[Òtù:Anụ ụlọ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] ake41ek6vmr0emxdbe3752a5x9oomnh