Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.9
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Ịchafụ isi
0
632
64879
64828
2026-07-06T05:41:24Z
Ms clare
2071
/* Nkọwa */
64879
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ịchafụ isi bụ ụdị akwa ndi inyom ji ekechi isi ma ha chọọ ije ebe ụfọdụ, dika ije ụka, agbamakwụkwọ nakwa oriri dị iche iche. Ịchàfụ̀ isi na ebulite ekike ndị inyom ma na-ebulitekwa ọnọdụ ha elu.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
ịchafụ isi nwaanyị a dị oke ọnụ ahịa, mana ǫ mara mma nke ukwuu.
Anyị na-ekpu ịchafụ isi n'ụlọụka anyị
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-Ịchafu isi.wav|thumb|áká_èkpè]]
===Olumba===
==Ntụghari n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[[wikipedia:Head_tie|head tie]]
[[Òtù:aha]]
9jjjpsp3ji5d6jnim05cbvazuh7yj9u