Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.9
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Atuọrọ ọmara, ọmara, mana atuọrọ ofeke otinye isi n'ọhia.
0
5991
64889
42708
2026-07-06T23:08:15Z
Aluta editor
2069
added pronunciation
64889
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
*Nkea bu ilu Igbo na-akọwa na onye maara ihe na-ege ntị na ndụmọdụ ma jiri ya mee ihe nke ọma.
*Onye nzuzu na-ajụ ndụmọdụ wee mebie onwe ya.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Atuọrọ ọmara, ọmara, mana atuọrọ ofeke otinye isi n'ọhia..wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
*Advice is only useful to those who value it.
*A wise person learns from advice; a foolish person destroys themselves with it.
[[Category:Ilu]]
j3b3zvnmptls230pf1cel1img2xo0o0
E jighi iwe oke esu ulo ọkụ
0
6278
64890
30230
2026-07-06T23:09:32Z
Aluta editor
2069
added pronunciation
64890
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ilu a na-akụzi na mmadụ ekwesịghị ime ihe ike ma ọ bụ tufuo uche ya n’ihi nsogbu ma ọ bụ ọdachi dakwasịrị ya. A ga-enwe ndidi ma jiri amamihe dozie nsogbu kama ime ihe ga-eme ka ọnọdụ ka njọ.
==Mkpọpųta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-E jighi iwe oke esu ulo ọkụ - Wiktionary.wav]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
One should not destroy oneself because of a little disaster or misfortune.
[[Category:Ilu]]
g4yh2de6ftkrbaw2wu7arbo1b1jmy1m
Okokporo sịlụ sị chọọrọ ya nwanyị tata chọọrọ ya echi, ọ̀ dị ya na onye bi mbu?
0
6286
64907
30238
2026-07-07T09:07:04Z
Aluta editor
2069
Added pronunciation
64907
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Onye na-achọ ime ọtụtụ ihe n’otu oge nwere ike tufuo ihe niile ọ chọrọ.Ilu a na-adụ ọdụ ka mmadụ ghara ịdị anyaukwu ma ọ bụ ịchọ ihe abụọ n’otu oge.
==Mkpọpụta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Okokporo sịlụ sị chọọrọ ya nwanyị tata chọọrọ ya echi, ọ̀ dị ya na onye bi mbu?.wav]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
A beggar who asks for two things at a time may lose both.
[[Category:Ilu]]
km40e681mvsuy8asoeekjjwedtsqsxv
Eji anya ama oka chara acha ma ntughe ya bu usa
0
6307
64911
30261
2026-07-07T09:16:57Z
Iwuala chisom
965
64911
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ilu igbo pụtara na nwata nwanyi erugo ihe e ji nwanyi eme mana erubeghi ilu di.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Eji anya ama oka chara acha ma ntughe ya bu usa.ogg|Ig-Eji_anya_ama_oka_chara_acha_ma_ntughe_ya_bu_usa]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Someone is grown but not ripe for marriage.
[[Category: Ilu]]
qo7u0ukdq2kkdpt9q559lcpq49o9rps
Erie mụ zie eze, ezie mụ, a sị mụ were isi mụ bue ajụ m
0
6315
64908
30272
2026-07-07T09:10:48Z
Iwuala chisom
965
64908
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ihe niile kwesịrị ịdị n’usoro ma mee dịka iwu ma ọ bụ nduzi si dị.
==Mkpọpųta==
[[File:Ig-Erie mụ zie eze, ezie mụ, a sị mụ were isi mụ bue ajụ m.ogg]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
An order must be done according to employer's prescription.
[[Category:Ilu]]
1hnexwsc0mj5wutfh062yjt91gwhe67
Oke soro Ngwere maa mmiri, ọ kọọ Ngwere ọ gaghị a kọrọ oke
0
6329
64909
30286
2026-07-07T09:13:09Z
Iwuala chisom
965
64909
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ị gaghị eme ihe mmadụ na-eme n'ihi na ọnọdụ gị na nke ya abụghị otu.
==Mkpọpųta==
[[File:Ig-Oke soro Ngwere maa mmiri, ọ kọọ Ngwere ọ gaghị a kọrọ oke.ogg|Ig-Oke_soro_Ngwere_maa_mmiri,_ọ_kọọ_Ngwere_ọ_gaghị_a_kọrọ_oke]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
what one person can easily handle or recover from, another cannot.
[[Category:Ilu]]
hj5ps952sjhlv829vu3wd1fk8q1tnnh
O choro ka nwata kparia ya kpọnye ya nwunye ya.
0
6340
64906
30297
2026-07-07T09:06:05Z
Iwuala chisom
965
64906
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ilu a pụtara na onye na-adịghị enye onwe ya ugwu ma ọ bụ na-eme omume nzuzu nwere ike ime ka ndị ọzọ ghara ịkwanyere ya ugwu. A na-akụzi mmadụ ka o jiri omume ọma chebe nsọpụrụ ya.
==Mkpọpųta==
[[File:Ig-O choro ka nwata kparia ya kpọnye ya nwunye ya..ogg|Ig-O_choro_ka_nwata_kparia_ya_kpọnye_ya_nwunye_ya.]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
A person who does not respect himself may be disrespected by others, including children.
[[Category:Ilu]]
0cvb6h6olxx6ispwvdd0j481ttc6y2s
Gwa m ndị bụ enyi gị ka m gwa gi ihe Ị bu.
0
6341
64912
30299
2026-07-07T09:18:53Z
Iwuala chisom
965
64912
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Iku Igbo pụtara na a na-eji akparamagwa ndị ha na mmadụ na-eso akọwa omume onye
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Gwa m ndị bụ enyi gị ka m gwa gi ihe Ị bu..ogg|Ig-Gwa_m_ndị_bụ_enyi_gị_ka_m_gwa_gi_ihe_Ị_bu.]]
==Ntụgharị n'asụsụ==
===Bekee===
Evil communication corrupts got manners. One's attitude is described as a function of who he or she associates with
[[Category: Ilu]]
4ifd7labf5e3wdf222iy0wpprhjdpuy
Enwe siri na ya agaghi ara nwa ya bere ma o gbara ikpuru
0
6342
64910
30300
2026-07-07T09:15:06Z
Iwuala chisom
965
64910
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Mmadụ ekwesịghị ịhapụ ihe ya ma ọ bụ ihe ọma ya n’aka ndị nwere ike iji ya mee ihe ọjọọ.
==Mkpọpųta==
[[File:Ig-Enwe siri na ya agaghi ara nwa ya bere ma o gbara ikpuru.ogg|Ig-Enwe_siri_na_ya_agaghi_ara_nwa_ya_bere_ma_o_gbara_ikpuru]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
A person cannot leave his favourite for anybody to misuse with others.
[[Category:Ilu]]
3zdaxf8igwg0m4octnkrkg7fxm3cj4f
Gwá m ọ́là Chúkwú gbànyèrè mmadu à nàghị́ àpụ́ àpụ́
0
8340
64880
2026-07-06T22:06:58Z
Iwuala chisom
965
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ọ́là Chúkwú gbànyèrè mmadu à nàghị́ àpụ́ àpụ́.wav]] == Aziza == Àkáráákà [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Àkáráákà.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me a ring that God puts on someone that does not fall off <b>Answer</b>: Destiny [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64880
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ọ́là Chúkwú gbànyèrè mmadu à nàghị́ àpụ́ àpụ́.wav]]
== Aziza ==
Àkáráákà [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Àkáráákà.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me a ring that God puts on someone that does not fall off
<b>Answer</b>: Destiny
[[Category:gwam gwam gwam]]
7kt34tpsq4lysnh8xbsky9k8ahle1n1
Gwá m íhé ná-ebú úzọ́ rị́chaa tupu ónụ́ ábị́a ríwá
0
8341
64881
2026-07-06T22:33:23Z
Aluta editor
2069
created new entry
64881
wikitext
text/x-wiki
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Gwá m íhé ná-ebú úzọ́ rị́chaa tupu ónụ́ ábị́a ríwá.wav]]
== Aziza ==
ányá [[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-ányá.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
<b>Riddle:</b>Tell me what eats first before the mouth eats ?
<b>Answer</b>: Eyes
[[Category:gwam gwam gwam]]
[[Category: Ilu]]
rg766ws27hk88bo8zn0f80wdt6kbzp1
64893
64881
2026-07-06T23:13:34Z
Aluta editor
2069
64893
wikitext
text/x-wiki
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Gwá m íhé ná-ebú úzọ́ rị́chaa tupu ónụ́ ábị́a ríwá.wav]]
== Aziza ==
ányá [[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-ányá.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
<b>Riddle:</b>Tell me what eats first before the mouth eats ?
<b>Answer</b>: Eyes
[[Category:gwam gwam gwam]]
hsh3dlau1pby8uqw9bs2pkeyxvw397d
Gwá m ǹnụ́nụ́ ná-èfézú ụ́wà níílè mà ó nwèghí ǹkú
0
8342
64882
2026-07-06T22:35:24Z
Iwuala chisom
965
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ǹnụ́nụ́ ná-èfézú ụ́wà níílè mà ó nwèghí ǹkú.wav]] == Aziza == ùché [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-ùché.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me which bird that flies around the world but has no wings <b>Answer</b>: Mind [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64882
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ǹnụ́nụ́ ná-èfézú ụ́wà níílè mà ó nwèghí ǹkú.wav]]
== Aziza ==
ùché [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-ùché.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me which bird that flies around the world but has no wings
<b>Answer</b>: Mind
[[Category:gwam gwam gwam]]
lczbb1c6gsq9bfuub7xl96ke8uhci7b
Gwá m íhé kpụ́ ọ́kpụ́ nọ́rọ́ n'ọ́hị́a
0
8343
64883
2026-07-06T22:36:41Z
Aluta editor
2069
created new entry
64883
wikitext
text/x-wiki
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Gwá m íhé kpụ́ ọ́kpụ́ nọ́rọ́ n'ọ́hị́a.wav]]
== Aziza ==
èrò [[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-èrò.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
<b>Riddle:</b>Tell me what wears a cap while sitting in the bush?
<b>Answer</b>: Mushroom
[[Category:gwam gwam gwam]]
[[Category: Ilu]]
3s7df277y7rcz90r8b5erojj45m850y
64894
64883
2026-07-06T23:14:00Z
Aluta editor
2069
64894
wikitext
text/x-wiki
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Gwá m íhé kpụ́ ọ́kpụ́ nọ́rọ́ n'ọ́hị́a.wav]]
== Aziza ==
èrò [[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-èrò.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
<b>Riddle:</b>Tell me what wears a cap while sitting in the bush?
<b>Answer</b>: Mushroom
[[Category:gwam gwam gwam]]
9ge6bwmvkbtmx75vgpctkd3bnypv8sb
Gwá m íhé kéré nwátà ọ́kpọ́ n'ísi n'íhú nnè yá
0
8344
64884
2026-07-06T22:40:52Z
Aluta editor
2069
created new entry
64884
wikitext
text/x-wiki
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Gwá m íhé kéré nwátà ọ́kpọ́ n'ísi n'íhú nnè yá.wav]]
== Aziza ==
mmírí òzúzó [[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-mmírí òzúzó.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
<b>Riddle:</b>Tell me what knocks a child on the head in front of its mother ?
<b>Answer</b>: Rain
[[Category:gwam gwam gwam]]
[[Category: Ilu]]
a6if91j2z6squg4yfbaa19be945nbjn
64895
64884
2026-07-06T23:14:24Z
Aluta editor
2069
64895
wikitext
text/x-wiki
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Gwá m íhé kéré nwátà ọ́kpọ́ n'ísi n'íhú nnè yá.wav]]
== Aziza ==
mmírí òzúzó [[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-mmírí òzúzó.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
<b>Riddle:</b>Tell me what knocks a child on the head in front of its mother ?
<b>Answer</b>: Rain
[[Category:gwam gwam gwam]]
9jg7nn7qps0m7ihotyrwy9rhmlkigb1
Gwá m ụ́gwọ́ ónyé ézē nà ògbènyé jì
0
8345
64885
2026-07-06T22:42:51Z
Iwuala chisom
965
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ụ́gwọ́ ónyé ézē nà ògbènyé jì.wav]] == Aziza == Ọ́nwụ́[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ọ́nwụ́.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me what is a debt owed by the king and the poor <b>Answer</b>: Death [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64885
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ụ́gwọ́ ónyé ézē nà ògbènyé jì.wav]]
== Aziza ==
Ọ́nwụ́[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ọ́nwụ́.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me what is a debt owed by the king and the poor
<b>Answer</b>: Death
[[Category:gwam gwam gwam]]
b8wlrr2qnqtysu4kkxy1uveh139nswd
Gwá m íhé bú gị́ ụ́zọ́ táá ọ́jị́ ị́ wárá
0
8346
64886
2026-07-06T22:44:11Z
Aluta editor
2069
created new entry
64886
wikitext
text/x-wiki
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Gwá m íhé bú gị́ ụ́zọ́ táá ọ́jị́ ị́ wárá.wav]]
== Aziza ==
m̀bọ́ áká [[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-m̀bọ́ áká.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
<b>Riddle:</b>Tell me what was the first to eat the kolanut that you broke ?
<b>Answer</b>: Your Fingers
[[Category:gwam gwam gwam]]
[[Category: Ilu]]
poeywik58xywhjobh4vp1g7zx3595ws
64896
64886
2026-07-06T23:14:42Z
Aluta editor
2069
64896
wikitext
text/x-wiki
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Gwá m íhé bú gị́ ụ́zọ́ táá ọ́jị́ ị́ wárá.wav]]
== Aziza ==
m̀bọ́ áká [[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-m̀bọ́ áká.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
<b>Riddle:</b>Tell me what was the first to eat the kolanut that you broke ?
<b>Answer</b>: Your Fingers
[[Category:gwam gwam gwam]]
5djr58sp81p37k9029vyl9vwpckzecb
Gwa m ihe sịrị eze rachaa ntụ
0
8347
64887
2026-07-06T22:47:11Z
Aluta editor
2069
created new entry
64887
wikitext
text/x-wiki
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Gwa m ihe sịrị eze rachaa ntụ.wav]]
== Aziza ==
Ube [[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-ube.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
<b>Riddle:</b>Tell me what told the teeth to lick ashes ?
<b>Answer</b>: Pear
[[Category:gwam gwam gwam]]
[[Category: Ilu]]
sci2rztxaubnx0d02urgftc0salws0g
64897
64887
2026-07-06T23:15:08Z
Aluta editor
2069
64897
wikitext
text/x-wiki
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Gwa m ihe sịrị eze rachaa ntụ.wav]]
== Aziza ==
Ube [[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-ube.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
<b>Riddle:</b>Tell me what told the teeth to lick ashes ?
<b>Answer</b>: Pear
[[Category:gwam gwam gwam]]
b6j5vvha060ode6xll1qa11qns9dmf7
Gwá m íhé nọ́ n'íhú bè ǹné gị́ ná-èchèrè gị́ àkà m̀gbà
0
8348
64888
2026-07-06T23:00:06Z
Iwuala chisom
965
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m íhé nọ́ n'íhú bè ǹné gị́ ná-èchèrè gị́ àkà m̀gbà.wav]] == Aziza == Àpị́tị́[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Àpị́tị́.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me that which stays in front of your mothers house and challenges you to a wresting contest <b>Answer</b>: Mud [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64888
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m íhé nọ́ n'íhú bè ǹné gị́ ná-èchèrè gị́ àkà m̀gbà.wav]]
== Aziza ==
Àpị́tị́[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Àpị́tị́.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me that which stays in front of your mothers house and challenges you to a wresting contest
<b>Answer</b>: Mud
[[Category:gwam gwam gwam]]
b8e98k9uj090cpzfv98p10jda4pg9it
Gwá m ósísí màrà mmá íjì mèrè ụ́tárị́ mànà ọ́ dị́ghị́ èbé á gá-èjíde yá àkà
0
8349
64891
2026-07-06T23:10:53Z
Iwuala chisom
965
Jiri ' == Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ósísí màrà mmá íjì mèrè ụ́tárị́ mànà ọ́ dị́ghị́ èbé á gá-èjíde yá àkà.wav]] == Aziza == mmámị́rị́ [[File:Mmamịrị.wav|Mmamịrị]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me which stick is good to be used for cane but there is no way to hold it with the hand <b>Answer</b>: Urine [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64891
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ósísí màrà mmá íjì mèrè ụ́tárị́ mànà ọ́ dị́ghị́ èbé á gá-èjíde yá àkà.wav]]
== Aziza ==
mmámị́rị́
[[File:Mmamịrị.wav|Mmamịrị]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me which stick is good to be used for cane but there is no way to hold it with the hand
<b>Answer</b>: Urine
[[Category:gwam gwam gwam]]
tbnqc9x5qhstdr0mq2ffe2a3w9qfc8h
Anaghi aso mgbagbu a ga ogu
0
8350
64892
2026-07-06T23:12:47Z
Aluta editor
2069
created new entry
64892
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ọnwụ bụ ihe a na-apụghị izere ezere. Dị ndụ ma nwee ọṅụ n'ụwa n'agbanyeghị nke ahụ.
==Mkpọpụta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Anaghi aso mgbagbu a ga ogu.wav]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
The fear of death cannot prevent people from going to war.
[[Category:Ilu]]
cebz91vtfhbfi6aq1niltn6yi8969e3
64899
64892
2026-07-06T23:20:32Z
Aluta editor
2069
64899
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ọnwụ bụ ihe a na-apụghị izere ezere. Dị ndụ ma nwee ọṅụ n'ụwa n'agbanyeghị nke ahụ.
==Mkpọpụta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Anaghi aso mgbagbu a ga ogu.wav]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
The fear of death cannot prevent people from going to war.
Death is inevitable. Live and enjoy your life regardless.
[[Category:Ilu]]
a0nozhe88duy46ybj4vtj38cf4ftqwk
Ụra ga-eju onye nwụrụ anwụ afọ
0
8351
64898
2026-07-06T23:18:06Z
Aluta editor
2069
Jiri '==Nkọwa== Ihe ndị anyị ji kpọrọ ihe taa ga-atụfu ụtọ ha ka oge na-aga ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Ụra ga-eju onye nwụrụ anwụ afọ.wav]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A dead person shall have all the sleep necessary. [[Category:Ilu]]' kere ihü
64898
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ihe ndị anyị ji kpọrọ ihe taa ga-atụfu ụtọ ha ka oge na-aga
==Mkpọpụta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Ụra ga-eju onye nwụrụ anwụ afọ.wav]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
A dead person shall have all the sleep necessary.
[[Category:Ilu]]
tqv3jhwmp3zteqrhwuysxujv2uizpc7
64900
64898
2026-07-06T23:21:52Z
Aluta editor
2069
64900
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ihe ndị anyị ji kpọrọ ihe taa ga-atụfu ụtọ ha ka oge na-aga
==Mkpọpụta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-Ụra ga-eju onye nwụrụ anwụ afọ.wav]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
A dead person shall have all the sleep necessary.
The things we value most today will lose their appeal with time.
[[Category:Ilu]]
1bcmqf8m3oytw5o09g9yydro6rhpnro
Gwá m íhé kụ́rụ̀ àkà kpàm! báà ọ́hị́á
0
8352
64901
2026-07-06T23:51:55Z
Iwuala chisom
965
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m íhé kụ́rụ̀ àkà kpàm! báà ọ́hị́á.wav]] == Aziza == Ụ́gbàkàlà/Ụ́kpàkà[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ụ́gbàkàlà-Ụ́kpàkà.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me what clapped its hand kpam! and entered the bush <b>Answer</b>: Oil bean seed [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64901
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m íhé kụ́rụ̀ àkà kpàm! báà ọ́hị́á.wav]]
== Aziza ==
Ụ́gbàkàlà/Ụ́kpàkà[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ụ́gbàkàlà-Ụ́kpàkà.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me what clapped its hand kpam! and entered the bush
<b>Answer</b>: Oil bean seed
[[Category:gwam gwam gwam]]
82dpnne9hd6rnx9k3ehtf35e8sg9vot
Gwá m ụ́dọ́ sì n'ígwé wèrè rúó àlà
0
8353
64902
2026-07-06T23:59:03Z
Iwuala chisom
965
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ụ́dọ́ sì n'ígwé wèrè rúó àlà.wav]] == Aziza == mmírí òzúzó [[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-mmírí òzúzó.wav|LL-Q33578_(ibo)-Aluta_(Aluta_editor)-mmírí_òzúzó]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me of a rope that stretches from heaven to earth <b>Answer</b>: Rain [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64902
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ụ́dọ́ sì n'ígwé wèrè rúó àlà.wav]]
== Aziza ==
mmírí òzúzó
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aluta (Aluta editor)-mmírí òzúzó.wav|LL-Q33578_(ibo)-Aluta_(Aluta_editor)-mmírí_òzúzó]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me of a rope that stretches from heaven to earth
<b>Answer</b>: Rain
[[Category:gwam gwam gwam]]
07r0cavphmpa30r0w2lv59hbzjuy147
Gwá m ọ́ dàrà nime ọ́lụ́lụ́ èrèghí ùrè
0
8354
64903
2026-07-07T00:03:44Z
Iwuala chisom
965
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ọ́ dàrà nime ọ́lụ́lụ́ èrèghí ùrè.wav]] == Aziza == Ńkúmé [[File:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-nkume.wav|LL-Q33578_(ibo)-Akwugo-nkume]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me what falls inside a hole and does not rot <b>Answer</b>: Stone [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64903
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ọ́ dàrà nime ọ́lụ́lụ́ èrèghí ùrè.wav]]
== Aziza ==
Ńkúmé
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-nkume.wav|LL-Q33578_(ibo)-Akwugo-nkume]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me what falls inside a hole and does not rot
<b>Answer</b>: Stone
[[Category:gwam gwam gwam]]
iwlr14g93tf1ioavis7bjntbolg76h5
Gwá m àkwá á sụ́rụ́ àsụ́ Ìgbò ná-ènyé ǹsọ́pụ́rụ́
0
8355
64904
2026-07-07T00:09:31Z
Iwuala chisom
965
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m àkwá á sụ́rụ́ àsụ́ Ìgbò ná-ènyé ǹsọ́pụ́rụ́.wav]] == Aziza == ụ́tárá jí [[File:LL-Q33578 (ibo)-Vivian Amalachukwu-utara-ji.wav|LL-Q33578_(ibo)-Vivian_Amalachukwu-utara-ji]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me what is the pounded egg that Igbos revere <b>Answer</b>: Pounded Yam [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64904
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m àkwá á sụ́rụ́ àsụ́ Ìgbò ná-ènyé ǹsọ́pụ́rụ́.wav]]
== Aziza ==
ụ́tárá jí
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Vivian Amalachukwu-utara-ji.wav|LL-Q33578_(ibo)-Vivian_Amalachukwu-utara-ji]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me what is the pounded egg that Igbos revere
<b>Answer</b>: Pounded Yam
[[Category:gwam gwam gwam]]
n8sfke8uz8k07zzxqkt9l8amftja71v
Gwá m ọ́ dàrà n'àlà ènwèghí m̀kpókọ̀
0
8356
64905
2026-07-07T00:15:04Z
Iwuala chisom
965
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ọ́ dàrà n'àlà ènwèghí m̀kpókọ̀.wav]] == Aziza == mmánụ́ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Adaeze Nwa'Nsukka-Mmanụ.wav|LL-Q33578_(ibo)-Adaeze_Nwa'Nsukka-Mmanụ]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me what falls on the ground and defies collection <b>Answer</b>: Oil [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64905
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gwá m ọ́ dàrà n'àlà ènwèghí m̀kpókọ̀.wav]]
== Aziza ==
mmánụ́
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Adaeze Nwa'Nsukka-Mmanụ.wav|LL-Q33578_(ibo)-Adaeze_Nwa'Nsukka-Mmanụ]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me what falls on the ground and defies collection
<b>Answer</b>: Oil
[[Category:gwam gwam gwam]]
kqzoeu1jd9u2s9prb0ebqj5zut9s8w3
Gwá m ónyé jírí íkpèrè gázùó úbì ńnà gị́
0
8357
64913
2026-07-07T10:01:04Z
Chizoba Amanambu
1232
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Gwá m ónyé jírí íkpèrè gázùó úbì ńnà gị́.wav]] == Aziza == Ọ́gụ̀ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Ọ́gụ̀.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me who went round your father's farm with their knees <b>Answer</b>:Hoe [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64913
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Gwá m ónyé jírí íkpèrè gázùó úbì ńnà gị́.wav]]
== Aziza ==
Ọ́gụ̀ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Ọ́gụ̀.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me who went round your father's farm with their knees
<b>Answer</b>:Hoe
[[Category:gwam gwam gwam]]
lq8s82w7y0otouopy0tgkqq5dijv63r
Gwá m ónyé nā-ètì ńwátà íhé n'íhú ńnē yá
0
8358
64914
2026-07-07T10:18:27Z
Chizoba Amanambu
1232
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Gwá m ónyé ná-ètì ńwátà íhé n'íhú ńnē yá.wav]] == Aziza == Ágụ́ū[[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Ágụ́ū.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me who beats a child in front of their mother <b>Answer</b>:Hunger [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64914
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Gwá m ónyé ná-ètì ńwátà íhé n'íhú ńnē yá.wav]]
== Aziza ==
Ágụ́ū[[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Ágụ́ū.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me who beats a child in front of their mother
<b>Answer</b>:Hunger
[[Category:gwam gwam gwam]]
4265wglwjg4j5uspf3u3yj1d6yp5nc9
Anya hụrụ oke osimiri agaghị ekwu maka mmiri iy
0
8359
64915
2026-07-07T10:30:17Z
Iwuala chisom
965
Jiri '==Nkọwa== Anya hụrụ oke osimiri agaghị ekwu maka mmiri iy ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Anya hụrụ oke osimiri agaghị ekwu maka mmiri iy.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The eyes that have seen the ocean cannot be told about the river [[Category: Ilu]]' kere ihü
64915
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Anya hụrụ oke osimiri agaghị ekwu maka mmiri iy
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Anya hụrụ oke osimiri agaghị ekwu maka mmiri iy.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
The eyes that have seen the ocean cannot be told about the river
[[Category: Ilu]]
5colt9an8r2r26dnq1kug9xo959a7vx