Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.10 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk N'agbanyeghị etú ọchịchịrị si dị, aka mgbe niile maara ụzọ ọnụ. 0 5821 64944 42373 2026-07-08T09:20:06Z Sayvhior 168 64944 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== *Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa n'agbanyeghị ọtú ihe ọjọọ sịrị nọrọ eziokwu ga apụta ihe *ihe ọjọọ chọrọ ya tee aka, nke bụ ihe ọma ga emeri na ngwụcha ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-N'agbanyeghị etú ọchịchịrị si dị, aka mgbe niile maara ụzọ ọnụ.wav]] ==Myiri n'asụsụ Ọzọ== ==Bekee== No matter the circumstances, good must triumph [[Category:Ilu]] 17bgq24l7fd77b9cfh57vw3vp8fh80n Anamụ agbara okwu na uka ji uchichi wee ni nne ya 0 6291 64943 30244 2026-07-08T09:19:01Z Sayvhior 168 64943 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ọdachi ma ọ bụ nsogbu nwere ike ịbịara mmadụ ọbụna n’ebe ọ chere na ọ dị nchebe.Ilu a na-akụzi na ndụ enweghị ebe nsogbu na-adịghị eru, ya mere mmadụ kwesịrị ịdị njikere mgbe niile. ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Anamụ agbara okwu na ụka ji uchichi wee ni nne ya.wav]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Misfortune can happen to a person even in a safe place. [[Category:Ilu]] 56h9lsr37xyf3mo04ehsbod18k9w9x2 Nwata hụrụ ọgụ e gboro egbo sị na ọgụụ na-atọ ka nri 0 6303 64945 30257 2026-07-08T09:21:28Z Sayvhior 168 64945 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa na onye e nyeere aka na nsogbu o tinyere onwe ya na-eme na o nwere ihe o ga-emeli. ==Mkpọpųta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Nwata hụrụ ọgụ e gboro egbo sị na ọgụ na-atọ ka nri.wav]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== The person who causes confusion always is the person that has backstanders. [[Category:Ilu]] 6tuf4zm9kuan2mkux6b1e3dzlko1mu6 A tụa ilu nkịrịka nkata, onye tara arụ amara. 0 6344 64936 30302 2026-07-07T17:43:00Z Chizoba Amanambu 1232 64936 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== mgbe e kwuru okwu n'ụzọ zoro ezo banyere ihe ma ọ bụ ọnọdụ mmadụ, onye ahụ a na-ekwu maka ya ga-aghọta ozigbo na ọ bụ ya ka a na-ekwu okwu banyere ya. ==Mkpọpųta== [[File:Ig-A tụa ilu nkịrịka nkata, onye tara arụ amara..ogg]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ====Bekee==== When a word is used indirectly to address someone’s fault, weakness, or situation, the person it refers to will immediately recognize themselves and feel ashamed or uncomfortable. [[Category:Ilu]] bthrr512p8zwrruwcyvrvxx15rh6oj4 Anya hụrụ oke osimiri agaghị ekwu maka mmiri iy 0 8359 64938 64915 2026-07-08T07:40:28Z Dagentle 369 64938 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ndị nwere nnukwu ahụmịhe ma ọ bụ ọmụma sara mbara adịghị mfe iduhie ma ọ bụ ime ka obere ihe ju ha anya ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Anya hụrụ oke osimiri agaghị ekwu maka mmiri iy.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The eyes that have seen the ocean cannot be told about the river [[Category: Ilu]] 18f2i6v65na2ktxir9yleffkip2w0jm Gwá m íhé bụ́ nké gị́, mà mmádụ́ níílè kàrà gị́ nwèrè yá? 0 8360 64916 2026-07-07T13:52:24Z Miracle2024 1230 Created new entry 64916 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle Udugwu (Miracle2024)-Gwá m íhé bụ́ nké gị́, mà mmádụ́ níílè kàrà gị́ nwèrè yá?.wav]] == Azịza == áhà gi [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle Udugwu (Miracle2024)-àhà gị́.wav]] == Myiri n'asụsụ ọzọ== === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me what belongs to you,but others have it more than you? <b>Answer</b>: Your name [[Category: gwam gwam gwam]] dd3uug9fcsooz9hzgyl8l59yhn5sr79 64928 64916 2026-07-07T16:12:12Z Miracle2024 1230 Created new entry 64928 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle Udugwu (Miracle2024)-Gwá m íhé bụ́ nké gị́, mà mmádụ́ níílè kàrà gị́ nwèrè yá?.wav]] == Azịza == áhà gi [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle Udugwu (Miracle2024)-àhà gị́.wav]] == Myiri n'asụsụ ọzọ== === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me what belongs to you,but others have it more than you? <b>Answer</b>: Your name [[Category: gwam gwam gwam]] blsjkhihnyktmcklv6du27z09b3vcb7 Gwá m ńwá sō gị́ bàá n'ọ́hị́á mà ò sóghị́ gị́ pụ̀tá 0 8361 64917 2026-07-07T14:04:10Z Chizoba Amanambu 1232 Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Gwá m ńwá sō gị́ bàá n'ọ́hị́á mà ò sóghị́ gị́ pụ̀tá.wav]] == Aziza == Ǹsị́/Ǹshị́ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Ǹsị́-Ǹshị́.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me the child who went with you to the bush but didn't come out with you <b>Answer</b>:Faeces/Shit [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü 64917 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Gwá m ńwá sō gị́ bàá n'ọ́hị́á mà ò sóghị́ gị́ pụ̀tá.wav]] == Aziza == Ǹsị́/Ǹshị́ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Ǹsị́-Ǹshị́.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me the child who went with you to the bush but didn't come out with you <b>Answer</b>:Faeces/Shit [[Category:gwam gwam gwam]] h5k5jrn8cfnlgi1om5p6clojfh6wye2 Gwá m ǹwá àgbọ́ghọ́bị́à àbụ́ ná-àgbà n'ísí? 0 8362 64918 2026-07-07T14:07:12Z Miracle2024 1230 Jiri '== Mkpọpụta== == Azịza == == Myiri n'asụsụ ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me which pretty girl has pus on her head? <b>Answer</b>: Red Cherry Fruit [[Category: gwam gwam gwam]]' kere ihü 64918 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta== == Azịza == == Myiri n'asụsụ ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me which pretty girl has pus on her head? <b>Answer</b>: Red Cherry Fruit [[Category: gwam gwam gwam]] b6ak98dzsodq2malvucopkyqc3pu5v0 64919 64918 2026-07-07T14:09:14Z Miracle2024 1230 Created new entry 64919 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta== == Azịza == Ụ́dàrà == Myiri n'asụsụ ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me which pretty girl has pus on her head? <b>Answer</b>: Red Cherry Fruit [[Category: gwam gwam gwam]] 6oa7alojnf22t0roidwqveof4fpst9p 64922 64919 2026-07-07T15:10:13Z Miracle2024 1230 Created new entry 64922 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Gwá m ǹwá àgbọ́ghọ́bị́à àbụ́ ná-àgbà n'ísí.wav]] == Azịza == Ụ́dàrà [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Ụ́dàrà.wav]] == Myiri n'asụsụ ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me which pretty girl has pus on her head? <b>Answer</b>: Red Cherry Fruit [[Category: gwam gwam gwam]] 14vi1xx8mb2rc5p6o3amuq5mkf195i1 64959 64922 2026-07-08T11:58:46Z Chrysella 166 64959 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Gwá m ǹwá àgbọ́ghọ́bị́à àbụ́ ná-àgbà n'ísí.wav]] == Azịza == Ụ́dàrà [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Ụ́dàrà.wav]] == Myiri n'asụsụ ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me which pretty girl has pus on her head? <b>Answer</b>: Red Cherry Fruit [[Category: gwam gwam gwam]] 95zm7fztnkb0yifxk67s18okmqmlwx4 Ilu bụ mmanu e ji eri okwu 0 8363 64920 2026-07-07T15:01:48Z Iwuala chisom 965 Jiri '==Nkọwa== Ilu bụ mmanu e ji eri okwu ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ilu bụ mmanu e ji eri okwu.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The proverb is the palm oil with which words are eaten Category: Ilu' kere ihü 64920 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu bụ mmanu e ji eri okwu ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ilu bụ mmanu e ji eri okwu.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The proverb is the palm oil with which words are eaten [[Category: Ilu el66mtjvmn3fvo9hxunc4mfuk9ubte9 64937 64920 2026-07-08T07:38:50Z Dagentle 369 64937 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu na-eme ka mkparịta ụka maa mma ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ilu bụ mmanu e ji eri okwu.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The proverb is the palm oil with which words are eaten [[Category: Ilu]] ed49fbzl7tuyybg3zok0h3n3diyoi5e Mgbe isi rere, ahụ niile na-arịa 0 8364 64921 2026-07-07T15:06:34Z Iwuala chisom 965 Jiri ' ==Nkọwa== Mgbe isi rere, ahụ niile na-arịa ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Mgbe isi rere, ahụ niile na-arịa.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== When the head is rotten, the body suffers [[Category: Ilu]]' kere ihü 64921 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mgbe isi rere, ahụ niile na-arịa ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Mgbe isi rere, ahụ niile na-arịa.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== When the head is rotten, the body suffers [[Category: Ilu]] 1fa26jn379d599sj90nk65ydscur9jz 64940 64921 2026-07-08T07:46:22Z Dagentle 369 64940 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ezi ọchịchị bụ ntọala nke ọganihu na nkwụsi ike ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Mgbe isi rere, ahụ niile na-arịa.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== When the head is rotten, the body suffers [[Category: Ilu]] 5pq1lw3hfx8x8tbetbihkygpwgz0ukk Mmiri jụrụ jụụ ka na-emibì mmadụ 0 8365 64923 2026-07-07T15:16:37Z Iwuala chisom 965 Jiri ' ==Nkọwa== Mmiri jụrụ jụụ ka na-emibì mmadụ ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Mmiri jụrụ jụụ ka na-emibì mmadụ.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== It is the calm and silent water that drowns a man [[Category: Ilu]]' kere ihü 64923 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mmiri jụrụ jụụ ka na-emibì mmadụ ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Mmiri jụrụ jụụ ka na-emibì mmadụ.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== It is the calm and silent water that drowns a man [[Category: Ilu]] j5z424ltn6vd8n0hto2pbjblrr7vv2a 64939 64923 2026-07-08T07:44:56Z Dagentle 369 64939 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ejila anya ekpe mmadụ ikpe ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Mmiri jụrụ jụụ ka na-emibì mmadụ.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== It is the calm and silent water that drowns a man [[Category: Ilu]] mbetjdjziopdov9w564p7n6bj59fejl Gwá m údà àsụ́rụ́ nà mbà á nụ́ yá nà mbà 0 8366 64924 2026-07-07T15:21:52Z Miracle2024 1230 Jiri '== Mkpọpụta== == Azịza == ègbe m̀kpọ́nààlà == Myiri n'asụsụ ọzọ == ==== Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me a sound made in a town and heard in another town? <b>Answer</b>: Canon [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü 64924 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta== == Azịza == ègbe m̀kpọ́nààlà == Myiri n'asụsụ ọzọ == ==== Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me a sound made in a town and heard in another town? <b>Answer</b>: Canon [[Category:gwam gwam gwam]] m6hw6xdv3jifetuuf7c1rs5k25vopye 64927 64924 2026-07-07T16:11:07Z Miracle2024 1230 Created new entry 64927 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Gwá m údà àsụ́rụ́ nà mbà á nụ́ yá nà mbà.wav]] == Azịza == ègbe m̀kpọ́nààlà [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-ègbe m̀kpọ́nààlà.wav]] == Myiri n'asụsụ ọzọ == ==== Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me a sound made in a town and heard in another town? <b>Answer</b>: Canon [[Category:gwam gwam gwam]] m9b0imqtb7bu5m49dyav8ny6fudfnd7 Gwá m ó mèrè íhé é jìrí mà ǹtị́ ụ́là 0 8367 64925 2026-07-07T15:41:01Z Miracle2024 1230 Jiri '== Mkpọpụta== == Aziza== ọṅụ == Myiri n'asụsụ ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me who commited the crime that made the ear to be slapped? <b>Answer</b>:Mouth [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü 64925 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta== == Aziza== ọṅụ == Myiri n'asụsụ ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me who commited the crime that made the ear to be slapped? <b>Answer</b>:Mouth [[Category:gwam gwam gwam]] d7z9mo9ihcd455tgnk3k9x298571zzk 64926 64925 2026-07-07T16:08:16Z Miracle2024 1230 Created new entry 64926 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Gwá m ó mèrè íhé é jìrí mà ǹtị́ ụ́là.wav]] == Aziza== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-ọṅụ.wav]] ọṅụ == Myiri n'asụsụ ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me who commited the crime that made the ear to be slapped? <b>Answer</b>:Mouth [[Category:gwam gwam gwam]] klnvngbwhan790dn05338pum0103ql9 64929 64926 2026-07-07T16:14:58Z Miracle2024 1230 Created new entry 64929 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Gwá m ó mèrè íhé é jìrí mà ǹtị́ ụ́là.wav]] == Aziza== ọṅụ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-ọṅụ.wav]] == Myiri n'asụsụ ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me who commited the crime that made the ear to be slapped? <b>Answer</b>:Mouth [[Category:gwam gwam gwam]] 1sjm52ldyplfbfn4t30yvu9dxhvblz7 64934 64929 2026-07-07T17:13:26Z Dagentle 369 64934 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Gwá m ó mèrè íhé é jìrí mà ǹtị́ ụ́là.wav]] == Aziza== ọṅụ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-ọṅụ.wav]] == Myiri n'asụsụ ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me who commited the crime that made the ear to be slapped? <b>Answer</b>:Mouth [[Category:gwam gwam gwam]] jj1rryz2a3i8dzc8x51tfx52obxwsx9 Gwá m òkòròbị́à àbụ́ụ́ ná-àpụ́ nà ísí 0 8368 64930 2026-07-07T16:52:39Z Miracle2024 1230 Created new entry 64930 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Gwá m òkòròbị́à àbụ́ụ́ ná-àpụ́ nà ísí.wav]] == Azịza == èkpém ǹkwụ́ọ́chá == Myiri n'asụsụ ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me which young man has whitish substance coming out of his head? <b>Answer</b>: Gallon of palm wine [[Category:gwam gwam gwam]] bxafceu5ryrlskdicgi6wfmvmh5jyjo 64932 64930 2026-07-07T17:08:46Z Miracle2024 1230 Created new entry 64932 wikitext text/x-wiki == Mkpọpụta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Gwá m òkòròbị́à àbụ́ụ́ ná-àpụ́ nà ísí.wav]] == Azịza == èkpém ǹkwụ́ọ́chá [[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-èkpém ǹkwụ́ọ́chá.wav]] == Myiri n'asụsụ ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me which young man has whitish substance coming out of his head? <b>Answer</b>: Gallon of palm wine [[Category:gwam gwam gwam]] mu5d9kop4uq139hbcuekgw5g9obrp5b E nwere ike ịmata ọka chara acha site n'ọdịdị ya 0 8369 64931 2026-07-07T16:57:42Z Chizoba Amanambu 1232 Jiri '==Nkọwa== Ilu a na-egosi na Ọ bụrụ na ihe dị mma, ịdị mma ya na-apụta ìhè n'ihu mmadụ niile. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-E nwere ike ịmata ọka chara acha site n'ọdịdị ya.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== If something is good, its goodness is visible to all [[Category: Ilu]]' kere ihü 64931 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a na-egosi na Ọ bụrụ na ihe dị mma, ịdị mma ya na-apụta ìhè n'ihu mmadụ niile. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-E nwere ike ịmata ọka chara acha site n'ọdịdị ya.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== If something is good, its goodness is visible to all [[Category: Ilu]] 8r3ctb4utwfhynv71bcyc8oxcuzjcpv Ọ bụrụ na otu mkpịsị aka wetara mmanụ, ọ na-emerụ ndị ọzọ 0 8370 64933 2026-07-07T17:10:05Z Chizoba Amanambu 1232 Jiri '==Nkọwa== Ilu a na-egosi na Mmejọ otu onye nwere ike ime ka a taa ndị otu ọ na ha so ụta. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Ọ bụrụ na otu mkpịsị aka wetara mmanụ, ọ na-emerụ ndị ọzọ.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== One person’s misconduct can be taken out on a group with which they are associated [[Category: Ilu]]' kere ihü 64933 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a na-egosi na Mmejọ otu onye nwere ike ime ka a taa ndị otu ọ na ha so ụta. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Ọ bụrụ na otu mkpịsị aka wetara mmanụ, ọ na-emerụ ndị ọzọ.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== One person’s misconduct can be taken out on a group with which they are associated [[Category: Ilu]] beywao26bjnpobz3in815iqlc8ofgm5 Mgbe nne ehi na-ata ahịhịa, ụmụ ya na-ele ọnụ ya anya 0 8371 64935 2026-07-07T17:24:21Z Chizoba Amanambu 1232 Jiri '==Nkọwa== Ilu a na-egosi na a Ụmụaka na-eketa agwa àgwà omume n'aka nne na nna ha ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Mgbe nne ehi na-ata ahịhịa, ụmụ ya na-ele ọnụ ya anya.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== children pick up traits and behaviors from their parents. [[Category: Ilu]]' kere ihü 64935 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a na-egosi na a Ụmụaka na-eketa agwa àgwà omume n'aka nne na nna ha ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Mgbe nne ehi na-ata ahịhịa, ụmụ ya na-ele ọnụ ya anya.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== children pick up traits and behaviors from their parents. [[Category: Ilu]] 0zjukb0vapkri8jxwyd2q6x26d9sx5b Ọbụghị ka akilu na ada n’ọnụ ka o si atọ 0 8372 64941 2026-07-08T09:12:48Z Sayvhior 168 Kere ihu 64941 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ọ bụghị ihe niile na-enwu enwu bụ ọlaedo ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Ọbụghị ka akilu na ada n’ọnụ ka o si atọ.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The sound of the bite of bitter kola doesn’t correspond with its taste [[Category: Ilu]] l2lf6rbk4he7byzhy1af788gu95pvep Ewu nwa ogbenye bụ efi ya 0 8373 64942 2026-07-08T09:17:33Z Sayvhior 168 Kere ihu 64942 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Inwe afọ ojuju bụ isi. Jiri ihe i nwere kpọrọ ihe ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Ewu nwa ogbenye bụ efi ya.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A poor man’s goat is his cow [[Category: Ilu]] 0qgef3dfpvax15ap18oav1mzal9zu8p Gwá m ónyé ụ̀wà dúm ná-àtụ́ ègwú; ónyé àmàà ǹné mọ́ ǹnà; ónyé àmàà òdìbó mọ́ èzé; ónyé ná-èmèté gị́ mgbe ụ́rà kàgbà ụ̀tọ́ 0 8374 64946 2026-07-08T09:33:08Z Sayvhior 168 Kere ihu 64946 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Gwá m ónyé ụ̀wà dúm ná-àtụ́ ègwú; ónyé àmàà ǹné mọ́ ǹnà; ónyé àmàà òdìbó mọ́ èzé; ónyé ná-èmèté gị́ mgbe ụ́rà kàgbà ụ́tọ́?.wav]] == Aziza == Ọ́nwụ́ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ọ́nwụ́.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me who the whole world fears; who can't tell mother from father; who can't tell servant from king; who wakes you up when your sleep is sweetest? <b>Answer</b>: Death [[Category:gwam gwam gwam]] hhx4evfotuq53yg9j8id9u0zpnr5vhp Gwá m ànụ́ àkpụ́ n'ọ́nụ́ mà èrìghí èrì 0 8375 64947 2026-07-08T09:37:44Z Sayvhior 168 Kere ihu 64947 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Gwá m ànụ́ àkpụ́ n'ọ́nụ́ mà èrìghí èrì.wav]] == Aziza == Ìré [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Ìré.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me the meat put in the mouth but not eaten <b>Answer</b>: Tongue [[Category:gwam gwam gwam]] 6pkfrkn2u8eckm0qbugevxrtg0h76t5 Gwá m ǹwàtà gbà ọ́tọ́ jè úbì wèè màrà àkwà lọ́tá 0 8376 64948 2026-07-08T09:40:42Z Sayvhior 168 Kere ihu 64948 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Gwá m ǹwàtà gbà ọ́tọ́ jè úbì wèè màrà àkwà lọ́tá.wav == Aziza == Ọ́kà [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Ọ́kà.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me the child that went to the farm naked and came back with clothes <b>Answer</b>: Corn [[Category:gwam gwam gwam]] ottk4ytltdxjp009tvoia5xr6ln28la 64949 64948 2026-07-08T09:41:05Z Sayvhior 168 64949 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Gwá m ǹwàtà gbà ọ́tọ́ jè úbì wèè màrà àkwà lọ́tá.wav]] == Aziza == Ọ́kà [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Ọ́kà.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me the child that went to the farm naked and came back with clothes <b>Answer</b>: Corn [[Category:gwam gwam gwam]] 2eisb3b3twh25ccj0gwokb31qqaxnkf 64950 64949 2026-07-08T09:41:57Z Sayvhior 168 64950 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Gwá m ǹwàtà gbà ọ́tọ́ jè úbì wèè màrà àkwà lọ́tá.wav]] == Aziza == Ọ́kà [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Ọ́kà.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me the child that went to the farm naked and came back with clothes <b>Answer</b> Corn [[Category:gwam gwam gwam]] djhlpgcx3vktx472fb831m96c77axjz 64951 64950 2026-07-08T09:42:21Z Sayvhior 168 /* Myiri N'asụsụ Ọzọ */ 64951 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Gwá m ǹwàtà gbà ọ́tọ́ jè úbì wèè màrà àkwà lọ́tá.wav]] == Aziza == Ọ́kà [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Ọ́kà.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me the child that went to the farm naked and came back with clothes <b>Answer</b> Corn [[Category:gwam gwam gwam]] hi7x13jy8l40c4n71ke0quqfvyf54yj Gwá m ọ́ bị́àwà ọ́ màà mmá, mà ọ́ làwà ọ́ jọ́ọ́ ǹjọ́ 0 8377 64952 2026-07-08T09:45:17Z Sayvhior 168 Kere ihu 64952 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Gwá m ọ́ bị́àwà ọ́ màà mmá, mà ọ́ làwà ọ́ jọ́ọ́ ǹjọ́.wav]] == Aziza == Mmádụ́ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Mmádụ́.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me who comes to the world beautiful and goes back ugly <b>Answer</b>: Human being [[Category:gwam gwam gwam]] 71x9dps35r7fkrtthaq7ay43g3dvl77 Gwá m àkwà Chúkwú sụ́ụ́ ọ́ dị́rọ́ àkọ́ àkọ́ 0 8378 64953 2026-07-08T09:51:14Z Sayvhior 168 Kere ihu 64953 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Gwá m àkwà Chúkwú sụ́ụ́ ọ́ dị́rọ́ àkọ́ àkọ́?.wav]] == Aziza == Ìré [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Ìré.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me the cloth God washed that never drys <b>Answer</b>: Tongue [[Category:gwam gwam gwam]] 6bkp73gd4gt29btw7o8lth9q9h0l2hu Gwá m àgàdì ǹwànyị́ ná-àràrụ́ ụ́rà nà údù mmírí 0 8379 64954 2026-07-08T11:02:48Z Chrysella 166 Jiri '== Mkpọpųta == == Aziza == mmánụ́ == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === Riddle: Tell me the old woman that sleeps during rainy season Answer: Palm oil [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü 64954 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == == Aziza == mmánụ́ == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === Riddle: Tell me the old woman that sleeps during rainy season Answer: Palm oil [[Category:gwam gwam gwam]] q0o4j3ylzcoariv8tj5pb8gnnpokuff Gwá m íhé á ná-àgbá gbùrùgbùrú mànà ànàghị́ àrị́ yá élú 0 8380 64955 2026-07-08T11:05:58Z Chrysella 166 Jiri '== Mkpọpųta == == Aziza == ùkwú òsé == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === Riddle: Tell me what is danced around but not climbed Answer: Pepper tree [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü 64955 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == == Aziza == ùkwú òsé == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === Riddle: Tell me what is danced around but not climbed Answer: Pepper tree [[Category:gwam gwam gwam]] jk3vgcr3eku0f392f7kfc1xaovs9kgl Gwá m óbú ụ́zọ̀ èrí íhé é sìnyèrè 0 8381 64956 2026-07-08T11:47:35Z Chrysella 166 Jiri '== Mkpọpųta == == Aziza == íté == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === Riddle: Tell me what’s the first to eat whatever was cooked Answer: Pot [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü 64956 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == == Aziza == íté == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === Riddle: Tell me what’s the first to eat whatever was cooked Answer: Pot [[Category:gwam gwam gwam]] kwqlu2i5d1l77g1yjqcarwh9i9qeijb Gwá m ó bú ụ́lọ̀ yá àgá mbà 0 8382 64957 2026-07-08T11:50:30Z Chrysella 166 Jiri '== Mkpọpųta == == Aziza == M̀bé == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === Riddle:Tell me what carries its house while traveling Answer: Tortoise [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü 64957 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == == Aziza == M̀bé == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === Riddle:Tell me what carries its house while traveling Answer: Tortoise [[Category:gwam gwam gwam]] lnkqdqrbznz2vbu28klt7bzewsiuts5 Gwá m íhé yá nà ézē ná-àṅụ́kọ̀ mmányà 0 8383 64958 2026-07-08T11:52:23Z Chrysella 166 Jiri '== Mkpọpųta == == Aziza == Ìjíjí == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === Riddle: Tell me what drinks with the king Answer: Housefly [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü 64958 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == == Aziza == Ìjíjí == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === Riddle: Tell me what drinks with the king Answer: Housefly [[Category:gwam gwam gwam]] kp5l61h6hklvnwzoxsh48zz5ndr6rpo