Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.10
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Obụrụ na akwa tie akị, ihere emebe mkpume
0
5998
65003
42348
2026-07-09T02:30:44Z
Mirah50
948
65003
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nke a bu ilu igbo na-akọwa na mgbe ndị na-adịghị ike mere ihe a tụrụ anya ndị siri ike kwesịrị ime, ihere na-eme ndị siri ike.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Obụrụ na akwa tie akị, ihere emebe mkpume.wav]]
==Myiri n'asụsụ Ọzọ==
===Bekee ===
#Those who boast of strength but fail lose honor.
#The strong who fail are shamed by the weak who succeed.
[[Category:Ilu]]
07h3799evrpfq6h0qdyjti9tmnay2op
Ohia e butere ozu nnunu Imara Na ihe na-egbu ya no Na ya.
0
6277
65005
30229
2026-07-09T02:36:33Z
Mirah50
948
65005
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ilu a putara na "Ihe na eme onye nọ ya nso"
==Mkpọpųta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Ohia e butere ozu nnunu Imara Na ihe na-egbu ya no Na ya..wav]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
There is a danger where people may go but cannot come back again.
[[Category:Ilu]]
51x61qis5m3d1jib1f0fbnuj4e9ed98
ohia soba nkata,ya epula ero
0
6287
65004
30239
2026-07-09T02:34:19Z
Mirah50
948
65004
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ilu igbo putara na onye na aso mkpari emela ihe ga ebutere ya mkpari.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ohia soba nkata,ya epula ero.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
A person who does not want trouble should run away from unlawful things.
[[Category: Ilu]]
djusyqrc2q3xa3s4ndnjctqniutek78
A chọ agụ ahughi, e kpue ngwuru ya
0
6293
64987
42617
2026-07-09T01:29:01Z
Goodymeraj
496
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
64987
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ ilu igbo pụtara na dike nwụọ, onye obula akpaba ka osịrị sọ ya.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-A chọ agụ ahughi, e kpue ngwuru ya.ogg|thumb|Ig-A chọ agụ ahughi, e kpue ngwuru ya]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
When cat is away the mice play
[[Category: Ilu]]
hxhins17z2gpmsvdjdsmgb3dpkcp2u0
64988
64987
2026-07-09T01:30:07Z
Goodymeraj
496
64988
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ ilu igbo pụtara na dike nwụọ, onye obula akpaba ka osịrị sọ ya.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-A chọ agụ ahughi, e kpue ngwuru ya.ogg]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
When cat is away the mice play
[[Category: Ilu]]
0eehvifq4tmu2h31iv98sr8456dsip7
E nwude onye ori na ihe o mere arụ, o mụba amụ elelele
0
6298
64968
30252
2026-07-08T13:27:55Z
Miracle2024
1230
Created new entry
64968
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Onye ohi mgbe e jidere ya n’ihe ọjọọ o mere, ọ na-eme ka ihe ahụ bụrụ egwuregwu ma ọ bụ na-achị ọchị iji zoo ihere ya.
==Mkpọpųta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-E nwude onye ori na ihe o mere arụ, o mụba amụ elelele.wav]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
When a thief is caught for his misdoings, he laughs in a friendly way.
[[Category:Ilu]]
jwki2rco9ri0dqqxjh8qxjmyh0s40zk
O mee ka e too ya kọrọ ji na ọbọ ọkpụ kee ya n’afọ ọnụ
0
6316
65001
30273
2026-07-09T02:24:55Z
Mirah50
948
65001
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Onye na-enwe oke ọṅụ ma ọ bụ mpako n’eme ihe n’echeghị echiche na-emekarị ihe nzuzu.
==Mkpọpųta==
[[File:Ig-O mee ka e too ya kọrọ ji na ọbọ ọkpụ kee ya n’afọ ọnụ.ogg]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
A person who likes exaltation always acts foolishly.
[[Category:Ilu]]
6njrk9wbsui107y8qx6g1fgvfbvsnnr
E were mgbanu gwujie ji,etukwuru ala gwute odudu ya
0
6333
64972
30290
2026-07-08T13:59:13Z
Miracle2024
1230
Created new entry
64972
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ilu igbo putara bụ akuba mgbanu, emebie ihe.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-E were mgbanu gwujie ji,etukwuru ala gwute ọdụdụ ya.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
A bad work man who works quickly to move away from his works sometimes finds trouble.
[[Category: Ilu]]
8ttbv4nssvc0jaxttwitfgmeg77hm0b
Agha azụ adịghị egbu nnụnụ
0
6336
64971
42610
2026-07-08T13:40:31Z
Miracle2024
1230
Created new entry
64971
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ Ilu Igbo na ekwu na Ịgba onye aka ya dị ọcha mgba okpuru, enweghị isi.
==Mkpọpųta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Agha azụ adịghị egbu nnụnụ.wav]]
==Myiri N'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
A person who finds trouble with a just person will not succeed.
[[Category:Ilu]]
4pk8kj5dqj6hrhp3xp1nac0m27r3rfj
Obere ehi mụọ abụọ, a sị na o mee arụ,o ruo ka nke nnukwu mụrụ abụọ, ọ bụrụ ihe ngori
0
6346
65002
30304
2026-07-09T02:27:31Z
Mirah50
948
65002
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Ilu Igbo a pụtara na ọgaranya tụọ aro anabata ya ma ogbenye kwuo okwu elelie ya anya.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Obere ehi mụọ abụọ, a sị na o mee arụ,o ruo ka nke nnukwu mụrụ abụọ, ọ bụrụ ihe ngori.ogg]]
===Myiri N'asụsụ Ọzọ===
====Bekee====
You should not underrate anyone no matter how little.
[[Category:Ilu]]
na
===It means If a big man advice someone he will listen
but when a poor man gives advice, people neglect it.
e9qbcq47ooknm2bhv3zw9g2e9xpkhvy
Gwá m àgàdì ǹwànyị́ ná-àràrụ́ ụ́rà nà údù mmírí
0
8379
64960
64954
2026-07-08T12:02:57Z
Chrysella
166
/* Bekee */
64960
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
== Aziza ==
mmánụ́
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me the old woman that sleeps during rainy season
<b>Answer</b> Palm oil
[[Category:gwam gwam gwam]]
qhnhp2x13hf3omg1byd8qkfwcm08j81
64961
64960
2026-07-08T12:03:40Z
Chrysella
166
/* Bekee */
64961
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
== Aziza ==
mmánụ́
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me the old woman that sleeps during rainy season
<b>Answer</b>: Palm oil
[[Category:gwam gwam gwam]]
irx5gsbro5rwdpny3xso126f99fltnz
65007
64961
2026-07-09T09:19:56Z
Chrysella
166
/* Mkpọpųta */
65007
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:Ig-Gwá m àgàdì ǹwànyị́ ná-àràrụ́ ụ́rà nà údù mmírí.ogg|Ig-Gwá m àgàdì ǹwànyị́ ná-àràrụ́ ụ́rà nà údù mmírí]]
== Aziza ==
mmánụ́
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me the old woman that sleeps during rainy season
<b>Answer</b>: Palm oil
[[Category:gwam gwam gwam]]
gephuyq3mf0jt2f51a7dr2trmwl8kra
65008
65007
2026-07-09T09:22:12Z
Chrysella
166
/* Aziza */
65008
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:Ig-Gwá m àgàdì ǹwànyị́ ná-àràrụ́ ụ́rà nà údù mmírí.ogg|Ig-Gwá m àgàdì ǹwànyị́ ná-àràrụ́ ụ́rà nà údù mmírí]]
== Aziza ==
mmánụ́
Ig-mmanụ.ogg
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me the old woman that sleeps during rainy season
<b>Answer</b>: Palm oil
[[Category:gwam gwam gwam]]
oy88t5lkq24rd1dpz43w33pmrcyt72s
65009
65008
2026-07-09T09:23:18Z
Chrysella
166
/* Aziza */
65009
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:Ig-Gwá m àgàdì ǹwànyị́ ná-àràrụ́ ụ́rà nà údù mmírí.ogg|Ig-Gwá m àgàdì ǹwànyị́ ná-àràrụ́ ụ́rà nà údù mmírí]]
== Aziza ==
mmánụ́ [[File:Ig-mmanụ.ogg|Ig-mmanụ]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me the old woman that sleeps during rainy season
<b>Answer</b>: Palm oil
[[Category:gwam gwam gwam]]
fsymd1hfvrmmjcr3b7dcyf7awtdvb9w
Gwá m íhé á ná-àgbá gbùrùgbùrú mànà ànàghị́ àrị́ yá élú
0
8380
64962
64955
2026-07-08T12:05:06Z
Chrysella
166
/* Bekee */
64962
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
== Aziza ==
ùkwú òsé
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me what is danced around but not climbed
<b>Answer</b>: Pepper tree
[[Category:gwam gwam gwam]]
gnajrswmx4p69b1x3ct3874ay6t1dqi
65010
64962
2026-07-09T09:25:39Z
Chrysella
166
/* Mkpọpųta */
65010
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:Ig-Gwá m íhé á ná-àgbá gbùrùgbùrú mànà ànàghị́ àrị́ yá élú.ogg|Ig-Gwá m íhé á ná-àgbá gbùrùgbùrú mànà ànàghị́ àrị́ yá élú]]
== Aziza ==
ùkwú òsé
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me what is danced around but not climbed
<b>Answer</b>: Pepper tree
[[Category:gwam gwam gwam]]
ptps2o9qlqh1dx32k0bj038uq1xsfek
65018
65010
2026-07-09T10:21:11Z
Chrysella
166
/* Aziza */
65018
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:Ig-Gwá m íhé á ná-àgbá gbùrùgbùrú mànà ànàghị́ àrị́ yá élú.ogg|Ig-Gwá m íhé á ná-àgbá gbùrùgbùrú mànà ànàghị́ àrị́ yá élú]]
== Aziza ==
ùkwú òsé [[File:Ig-ùkwú òsé.ogg|Ig-ùkwú òsé]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me what is danced around but not climbed
<b>Answer</b>: Pepper tree
[[Category:gwam gwam gwam]]
mjufahxo2jsuayosr4w9sx1mqfnzjqi
Gwá m óbú ụ́zọ̀ èrí íhé é sìnyèrè
0
8381
64963
64956
2026-07-08T12:06:38Z
Chrysella
166
/* Bekee */
64963
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
== Aziza ==
íté
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me what’s the first to eat whatever was cooked
<b>Answer</b>: Pot
[[Category:gwam gwam gwam]]
pjbwun921tfg61lemalx1u8aghkgim2
65011
64963
2026-07-09T09:31:08Z
Chrysella
166
/* Mkpọpųta */
65011
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:Ig-Gwá m óbú ụ́zọ̀ èrí íhé é sìnyèrè.ogg|Ig-Gwá m óbú ụ́zọ̀ èrí íhé é sìnyèrè]]
== Aziza ==
íté
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me what’s the first to eat whatever was cooked
<b>Answer</b>: Pot
[[Category:gwam gwam gwam]]
60ntaiyzf7mcftprp2t3n4nuls12vt0
65012
65011
2026-07-09T09:31:45Z
Chrysella
166
/* Aziza */
65012
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:Ig-Gwá m óbú ụ́zọ̀ èrí íhé é sìnyèrè.ogg|Ig-Gwá m óbú ụ́zọ̀ èrí íhé é sìnyèrè]]
== Aziza ==
íté [[File:Ịte"".wav|Pot""]] [[File:Pot-ite.m4a.oga|Igbo Words]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me what’s the first to eat whatever was cooked
<b>Answer</b>: Pot
[[Category:gwam gwam gwam]]
phzn8rigvily1cwdiaeu8fx9o2xtadg
65013
65012
2026-07-09T09:32:30Z
Chrysella
166
/* Aziza */
65013
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:Ig-Gwá m óbú ụ́zọ̀ èrí íhé é sìnyèrè.ogg|Ig-Gwá m óbú ụ́zọ̀ èrí íhé é sìnyèrè]]
== Aziza ==
íté [[File:Ịte"".wav|Pot""]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me what’s the first to eat whatever was cooked
<b>Answer</b>: Pot
[[Category:gwam gwam gwam]]
q8b3wzeeefs5yv2669891j7vx11c05z
Gwá m ó bú ụ́lọ̀ yá àgá mbà
0
8382
64964
64957
2026-07-08T12:08:32Z
Chrysella
166
/* Bekee */
64964
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
== Aziza ==
M̀bé
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me what carries its house while traveling
<b>Answer</b>: Tortoise
[[Category:gwam gwam gwam]]
tgw1c7p9ap016t6oy76dallv71aah3v
65014
64964
2026-07-09T09:37:05Z
Chrysella
166
/* Mkpọpųta */
65014
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:Ig-Gwá m ó bú ụ́lọ̀ yá àgá mbà.ogg|Ig-Gwá m ó bú ụ́lọ̀ yá àgá mbà]]
== Aziza ==
M̀bé
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me what carries its house while traveling
<b>Answer</b>: Tortoise
[[Category:gwam gwam gwam]]
cwo3na93smzouss3okv7fhb6r1oq5gy
65015
65014
2026-07-09T09:37:40Z
Chrysella
166
/* Aziza */
65015
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:Ig-Gwá m ó bú ụ́lọ̀ yá àgá mbà.ogg|Ig-Gwá m ó bú ụ́lọ̀ yá àgá mbà]]
== Aziza ==
M̀bé [[File:LL-Q33578 (ibo)-Vivian Amalachukwu-mbe.wav|LL-Q33578 (ibo)-Vivian Amalachukwu-mbe]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me what carries its house while traveling
<b>Answer</b>: Tortoise
[[Category:gwam gwam gwam]]
fz0h7b7z12ddslwh64exor253l496tm
Gwá m íhé yá nà ézē ná-àṅụ́kọ̀ mmányà
0
8383
64965
64958
2026-07-08T12:09:41Z
Chrysella
166
/* Bekee */
64965
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
== Aziza ==
Ìjíjí
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me what drinks with the king
<b>Answer</b>: Housefly
[[Category:gwam gwam gwam]]
52x2wpjqpld5z1ah0p3aqhrmxaihgxb
65016
64965
2026-07-09T09:41:34Z
Chrysella
166
/* Aziza */
65016
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
== Aziza ==
Ìjíjí [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ijiji.wav|LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ijiji]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me what drinks with the king
<b>Answer</b>: Housefly
[[Category:gwam gwam gwam]]
8fdqqp2d2biblf1s4lqkrm31u6nfbny
65017
65016
2026-07-09T09:41:52Z
Chrysella
166
/* Mkpọpųta */
65017
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:Ig-Gwá m íhé yá nà ézē ná-àṅụ́kọ̀ mmányà.ogg|Ig-Gwá m íhé yá nà ézē ná-àṅụ́kọ̀ mmányà]]
== Aziza ==
Ìjíjí [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ijiji.wav|LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ijiji]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me what drinks with the king
<b>Answer</b>: Housefly
[[Category:gwam gwam gwam]]
blz00o0rmeumx0aw2l4ipox2jcpl99o
Ndidi nwe mmeri
0
8384
64966
2026-07-08T12:42:37Z
Miracle2024
1230
Created new entry
64966
wikitext
text/x-wiki
==Nkowa==
Ihe ọma nke ndụ na-abịara ndị na-enwe ndidi.
==Mkpọpụta==
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Patience has victory
The good things of life come to those who wait
[[Category:ilu]]
n8ty85fxdks3473cg7ptlkkbi7t77nq
64969
64966
2026-07-08T13:31:46Z
Miracle2024
1230
Created new entry
64969
wikitext
text/x-wiki
==Nkowa==
Ihe ọma nke ndụ na-abịara ndị na-enwe ndidi.
==Mkpọpụta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Ndidi nwe mmeri.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Patience has victory
The good things of life come to those who wait
[[Category:ilu]]
beszm9ycwwq5z0dajfuxdgb4odfyu6t
Okuko mmanya na-egbu ahubeghi ufu ara na-ayi
0
8385
64967
2026-07-08T12:48:58Z
Miracle2024
1230
Created new entry
64967
wikitext
text/x-wiki
==Nkowa==
"Ọ bụrụ na i chere na ị bụ onye na-akpata nsogbu, mara na ị hụbeghị onye ga-adabara gị."""
==Mkpọpụta==
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
A drunken fowl has not met a mad fox.
if you think you are a trouble maker, just know you haven't met your match yet
[[Category:ilu]]
4q0620pa64ldnd1wlllajhwmdiyj5qs
64970
64967
2026-07-08T13:37:57Z
Miracle2024
1230
Created new entry
64970
wikitext
text/x-wiki
==Nkowa==
"Ọ bụrụ na i chere na ị bụ onye na-akpata nsogbu, mara na ị hụbeghị onye ga-adabara gị."""
==Mkpọpụta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Miracle2024-Okuko mmanya na-egbu ahubeghi ufu ara na-ayi.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
A drunken fowl has not met a mad fox.
if you think you are a trouble maker, just know you haven't met your match yet
[[Category:ilu]]
3varzoquddl548g29ma4492efm8i3qp
Gwa m ọgba aka arị elu
0
8386
64973
2026-07-08T18:33:25Z
Goodymeraj
496
Page created
64973
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
== Aziza ==
Ágwọ́
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
===Bekee===
<b>Riddle:</b> Tell me what climbs up without hands or without holding anything.
<b>Answer</b> Snake
[[Category:gwam gwam gwam]]
97povab044ypr6izkyvm8mfznwam9mu
64991
64973
2026-07-09T01:47:36Z
Goodymeraj
496
Added audio pronunciation
64991
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Gwa m ọgba aka arị elu.wav]]
== Aziza ==
Ágwọ́
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Ágwọ́.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
===Bekee===
<b>Riddle:</b> Tell me what climbs up without hands or without holding anything.
<b>Answer</b> Snake
[[Category:gwam gwam gwam]]
4xh41qpyeuja0ova4xsmt27vc014f2a
Gwa m ihe gba aka gbagoo elu, kuru mmiri gbadata
0
8387
64974
2026-07-08T18:59:42Z
Goodymeraj
496
Page created
64974
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:]]
== Aziza ==
Akị oyibo
[[File:]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>
Tell me what went up dry but came down carrying water
<b>Answer</b>:
Coconut
[[Category:gwam gwam gwam]]
52crcp7h2hj3qq0q6beqkhdnyj3qfyh
64975
64974
2026-07-08T19:01:00Z
Goodymeraj
496
64975
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:]]
== Aziza ==
Akị bekee
[[File:]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>
Tell me what went up dry but came down carrying water
<b>Answer</b>:
Coconut
[[Category:gwam gwam gwam]]
b5cotgmd874arum0rva9r0a3d1bo4cw
64992
64975
2026-07-09T01:50:06Z
Goodymeraj
496
Added audio pronunciation
64992
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Gwa m ihe gba aka gbagoo elu, kuru mmiri gbadata.wav]]
== Aziza ==
Akị bekee
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Akị bekee.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>
Tell me what went up dry but came down carrying water
<b>Answer</b>:
Coconut
[[Category:gwam gwam gwam]]
sjwlxo967ks2ku81tz6y6mmqyq19jm0
Gwa m ihe kuuru mmiri laa elu
0
8388
64976
2026-07-09T00:34:01Z
Goodymeraj
496
Page created
64976
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:]]
== Aziza ==
Akị bekee
[[File:]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>
Tell me what went up carrying water
<b>Answer</b>:
Coconut
[[Category:gwam gwam gwam]]
dldn8evefbi92l5zllx1m9ik613v61b
64993
64976
2026-07-09T01:52:51Z
Goodymeraj
496
Added audio pronunciation
64993
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Gwa m ihe kuuru mmiri laa elu.wav]]
== Aziza ==
Akị bekee
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Akị bekee.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>
Tell me what went up carrying water
<b>Answer</b>:
Coconut
[[Category:gwam gwam gwam]]
s7bzypy753l83hxxwxy6d2mts8lb8dr
64994
64993
2026-07-09T01:56:05Z
Goodymeraj
496
/* Mkpọpųta */ added audio pronunciation
64994
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:Ig-Gwa m ihe kuuru mmiri laa elu.ogg]]
== Aziza ==
Akị bekee
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Akị bekee.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>
Tell me what went up carrying water
<b>Answer</b>:
Coconut
[[Category:gwam gwam gwam]]
ed0nfvqfpzga1w7ykkmtbs1uz63opsz
Gwa m anụ nwere ótù ụkwụ
0
8389
64977
2026-07-09T00:42:04Z
Goodymeraj
496
Page created
64977
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:]]
== Aziza ==
Éró
[[File:]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>
Tell me e bush meat with one leg
<b>Answer</b>:
Mushroom
[[Category:gwam gwam gwam]]
jlwop6kou97kc9ash01squc2tb97fhs
64995
64977
2026-07-09T01:58:14Z
Goodymeraj
496
Added audio pronunciation
64995
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Gwa m anụ nwere otu ụkwụ.wav]]
== Aziza ==
Éró
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Éró.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>
Tell me e bush meat with one leg
<b>Answer</b>:
Mushroom
[[Category:gwam gwam gwam]]
3oxsvixrquaa123ysdqys29ii8zue94
Gwa m nwa mara mma adịghị ékù n'ahụ
0
8390
64978
2026-07-09T00:44:07Z
Goodymeraj
496
PO he created
64978
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:]]
== Aziza ==
Ọ́kụ́
[[File:]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>
Tell me a finw child that can't be carried on the body
<b>Answer</b>:
Fire
[[Category:gwam gwam gwam]]
duqs81zr6i2no30enuwsni9k9ibn2dd
64996
64978
2026-07-09T02:00:57Z
Goodymeraj
496
Added audio pronunciation
64996
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Gwa m nwa mara mma adịghị eku n'ahụ.wav]]
== Aziza ==
Ọ́kụ́
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Ọ́kụ́.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>
Tell me a finw child that can't be carried on the body
<b>Answer</b>:
Fire
[[Category:gwam gwam gwam]]
emhr6gytggdvijqabd0ko1v8ul4o28m
64997
64996
2026-07-09T02:03:57Z
Goodymeraj
496
/* Mkpọpųta */ added audio pronunciation
64997
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:Ig-Gwa m nwa mara mma adịghị ékù n'ahụ.ogg]]
== Aziza ==
Ọ́kụ́
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Ọ́kụ́.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>
Tell me a finw child that can't be carried on the body
<b>Answer</b>:
Fire
[[Category:gwam gwam gwam]]
ls16qrth5s3nma8pfcxir73msk4qryv
Agbaghị mbọ bụ erighi nri
0
8391
64979
2026-07-09T00:51:24Z
Goodymeraj
496
Page created
64979
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nke a bu ilu Igbo na-akọwa ka mmadụ rụsie ọrụ ike, iji nweta ụgwọ ọrụ dị na ya, nke ka nke, ihe ọ ga-eri
==Mkpọpụta==
[[File:]]
==Myiri n'asụsụ Ọzọ==
===Bekee ===
#No work, no food
#If one doesn't make an effort,one doesn't eat
[[Category:Ilu]]
tlwz1x9ed011yy8onwi1i53cdfr8abc
64998
64979
2026-07-09T02:05:54Z
Goodymeraj
496
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
64998
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nke a bu ilu Igbo na-akọwa ka mmadụ rụsie ọrụ ike, iji nweta ụgwọ ọrụ dị na ya, nke ka nke, ihe ọ ga-eri
==Mkpọpụta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Agbaghị mbọ bụ erighi nri.wav]]
==Myiri n'asụsụ Ọzọ==
===Bekee ===
#No work, no food
#If one doesn't make an effort,one doesn't eat
[[Category:Ilu]]
fq22t5vlenk5ka5idlosuvlshhuht2h
Gwá m ihe kụrụ mmiri wee la n'elu.
0
8392
64980
2026-07-09T00:59:51Z
Mirah50
948
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Gwá m ihe kụrụ mmiri wee la n'elu..wav|LL-Q33578_(ibo)-Mirah50-Gwá_m_ihe_kụrụ_mmiri_wee_la_n'elu.]] == Aziza == Aki Békéé [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Aki Békéé.wav|LL-Q33578_(ibo)-Mirah50-Aki_Békéé]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me, what carried water and went up <b>Answer</b>: Coconut [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64980
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Gwá m ihe kụrụ mmiri wee la n'elu..wav|LL-Q33578_(ibo)-Mirah50-Gwá_m_ihe_kụrụ_mmiri_wee_la_n'elu.]]
== Aziza ==
Aki Békéé
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Aki Békéé.wav|LL-Q33578_(ibo)-Mirah50-Aki_Békéé]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me, what carried water and went up
<b>Answer</b>: Coconut
[[Category:gwam gwam gwam]]
2wsy9mpx2lrwpozerxipl7d7eianmtl
64982
64980
2026-07-09T01:00:16Z
Mirah50
948
64982
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Gwá m ihe kụrụ mmiri wee la n'elu..wav|LL-Q33578_(ibo)-Mirah50-Gwá_m_ihe_kụrụ_mmiri_wee_la_n'elu.]]
== Aziza ==
Aki Békéé
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Aki Békéé.wav|LL-Q33578_(ibo)-Mirah50-Aki_Békéé]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me, what carried water and went up
<b>Answer</b>: Coconut
[[Category:gwam gwam gwam]]
fr96tgppdt84wojfnx69ni3af7so2d0
64983
64982
2026-07-09T01:01:27Z
Mirah50
948
64983
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Gwá m ihe kụrụ mmiri wee la n'elu..wav|LL-Q33578_(ibo)-Mirah50-Gwá_m_ihe_kụrụ_mmiri_wee_la_n'elu.]]
== Aziza ==
Aki Békéé [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Aki Békéé.wav|LL-Q33578_(ibo)-Mirah50-Aki_Békéé]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me, what carried water and went up
<b>Answer</b>: Coconut
[[Category:gwam gwam gwam]]
kf6dq3cn8932giejecxtmojuop7y3q9
Onye kwe Chi ya ekwe
0
8393
64981
2026-07-09T00:59:58Z
Goodymeraj
496
Page created
64981
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nke a bu ilu Igbo na-akọwa na ihe ọbụla, nkekanke ihe ndị siri ike kwere omume nye onye ọbụla nwere mkpebi.
==Mkpọpụta==
[[File:]]
==Myiri n'asụsụ Ọzọ==
===Bekee ===
#If a person says YES, his or her chi (personal god or spirit) will also say yes.
Real meaning: When there's a will, there's a way
[[Category:Ilu]]
jcbqs21meg3tbd23v0y3wjx3paeta2b
64999
64981
2026-07-09T02:07:25Z
Goodymeraj
496
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
64999
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nke a bu ilu Igbo na-akọwa na ihe ọbụla, nkekanke ihe ndị siri ike kwere omume nye onye ọbụla nwere mkpebi.
==Mkpọpụta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Onye kwe chi ya ekwe.wav]]
==Myiri n'asụsụ Ọzọ==
===Bekee ===
#If a person says YES, his or her chi (personal god or spirit) will also say yes.
Real meaning: When there's a will, there's a way
[[Category:Ilu]]
n9r9i00t6cs7hdzwbsvmur024qmpc9b
Okpụkpụ ero gbagbuo nwa mbe, ihere emeela ala ọhịa
0
8394
64984
2026-07-09T01:05:16Z
Goodymeraj
496
Page created
64984
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nke a bu ilu Igbo na-akọwa ka mmadụ ghara ikwe ka ihe na-abụghị nsogbu ghọọ nsogbu
==Mkpọpụta==
[[File]]
==Myiri n'asụsụ Ọzọ==
===Bekee ===
#If the bone of the mushroom chokes the tortoise, shame to the forest
Real meaning: Do not let what is not supposed to be an issue to become a problem
[[Category:Ilu]]
7lujbba4jiae3sjjw6b1ta323eex22v
65000
64984
2026-07-09T02:08:30Z
Goodymeraj
496
/* Mkpọpụta */ added audio pronunciation
65000
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nke a bu ilu Igbo na-akọwa ka mmadụ ghara ikwe ka ihe na-abụghị nsogbu ghọọ nsogbu
==Mkpọpụta==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Okpụkpụ ero gbagbuo nwa mbe, ihere emeela ala ọhịa.wav]]
==Myiri n'asụsụ Ọzọ==
===Bekee ===
#If the bone of the mushroom chokes the tortoise, shame to the forest
Real meaning: Do not let what is not supposed to be an issue to become a problem
[[Category:Ilu]]
cncg3yunk06it5npolo02brs7q4josh
Gwá m ihe di ofu gbayinga n'ala, wee pụta ọtụtụ.
0
8395
64985
2026-07-09T01:22:03Z
Mirah50
948
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Gwá m ihe di ofu gbayinga n'ala, wee pụta ọtụtụ..wav]] == Aziza == Mkpùrù [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Mkpùrù.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>Tell me what was one and entered the ground and came out many <b>Answer</b>:Seed [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64985
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Gwá m ihe di ofu gbayinga n'ala, wee pụta ọtụtụ..wav]]
== Aziza ==
Mkpùrù [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Mkpùrù.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>Tell me what was one and entered the ground and came out many
<b>Answer</b>:Seed
[[Category:gwam gwam gwam]]
pst7kq0fz06sjdyeb3rcebg6pevcth7
Gwá m ọgaranya ukwu aja
0
8396
64986
2026-07-09T01:28:09Z
Mirah50
948
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Gwá m ọgaranya ukwu aja.wav]] == Aziza == Ndanda [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Ndanda.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>: Tell me, who is the wealthy owner of sand <b>Answer</b>: Ant [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64986
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Gwá m ọgaranya ukwu aja.wav]]
== Aziza ==
Ndanda [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Ndanda.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>: Tell me, who is the wealthy owner of sand
<b>Answer</b>: Ant
[[Category:gwam gwam gwam]]
tqnniqhopa1axs9632480mvaodycd97
Gwá m umunne abuo ihu di obodobo obodobo
0
8397
64989
2026-07-09T01:34:53Z
Mirah50
948
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Gwá m umunne abuo ihu di obodobo obodobo.wav]] == Aziza == Eluigwe na Ala [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Eluigwe na Ala.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me, which two siblings have broad, flat faces <b>Answer</b>: Heaven and Earth [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64989
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Gwá m umunne abuo ihu di obodobo obodobo.wav]]
== Aziza ==
Eluigwe na Ala [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Eluigwe na Ala.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b> Tell me, which two siblings have broad, flat faces
<b>Answer</b>: Heaven and Earth
[[Category:gwam gwam gwam]]
nvfcws91bz80q3er8gy166jkyg6dfyg
Gwá m anụ were otu ukwu
0
8398
64990
2026-07-09T01:41:04Z
Mirah50
948
Jiri '== Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Gwá m anụ were otu ukwu.wav]] == Aziza == Eju [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Eju.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b>: Tell me, what animal has one leg <b>Answer</b>: Snail [[Category:gwam gwam gwam]]' kere ihü
64990
wikitext
text/x-wiki
== Mkpọpųta ==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Gwá m anụ were otu ukwu.wav]]
== Aziza ==
Eju [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-Eju.wav]]
== Myiri N'asụsụ Ọzọ ==
=== Bekee ===
<b>Riddle:</b>: Tell me, what animal has one leg
<b>Answer</b>: Snail
[[Category:gwam gwam gwam]]
i5c0qs910kjmexbsgwmemy9me7q2fmm
Osisi ukwu anaghị eto n'okpuru nke ọzọ
0
8399
65006
2026-07-09T08:55:49Z
Chrysella
166
Jiri '==Nkọwa== Mmadụ agaghị eru ogo ya zuru ezu ma ọ bụrụ na ọ na-anọgide n'okpuru ọchịchị ma ọ bụ nduzi onye ọzọ mgbe niile ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A great tree does not grow in the shade of another [[Category: Ilu]]' kere ihü
65006
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Mmadụ agaghị eru ogo ya zuru ezu ma ọ bụrụ na ọ na-anọgide n'okpuru ọchịchị ma ọ bụ nduzi onye ọzọ mgbe niile
===Mkpọpụta===
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
A great tree does not grow in the shade of another
[[Category: Ilu]]
bdckekj5zfdudxze5zrd0hjxdrk0zhp