Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.10 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Eburu ụzọ zọta ala, azọba ute. 0 5946 65022 42691 2026-07-09T13:42:19Z Chrysella 166 /* Mkpọpụta */ 65022 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nkea bu ilu Igbo na-akọwa na mmadụ kwesịrị ebuzo nwete godi ihe kachasị mkpa tupu ọ na-echegbu onwe ya banyere mgbakwunye. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Eburu ụzọ zọta ala, azọba ute..ogg|Ig-Eburu ụzọ zọta ala, azọba ute.]] ==Myiri n'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== *Prioritize wisely. *Do not focus on minor benefits before establishing the major victory. [[Category:Ilu]] 2euc7n0qwmphzmdtvhz8pkb6u2ahlgm Okenye daa ubu umu aka buta okpani ha ata-a 0 6321 65023 30278 2026-07-09T13:46:31Z Chrysella 166 /* Mkpọpųta */ 65023 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== (Okenye nke na-adịghị asọpụrụ onwe ya, na-anata mkparị n'aka ụmụaka) ==Mkpọpųta== [[File:Ig-Okenye daa ubu umu aka buta okpani ha ata-a.ogg|Ig-Okenye daa ubu umu aka buta okpani ha ata-a]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== ( An adult who does not respect himself, receives insults from children) [[Category:Ilu]] 2aof7mc66hmt83m3j1xowmznad3k7lc Osisi ukwu anaghị eto n'okpuru nke ọzọ 0 8399 65021 65006 2026-07-09T13:40:43Z Chrysella 166 /* Mkpọpụta */ 65021 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mmadụ agaghị eru ogo ya zuru ezu ma ọ bụrụ na ọ na-anọgide n'okpuru ọchịchị ma ọ bụ nduzi onye ọzọ mgbe niile ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Osisi ukwu anaghị eto n'okpuru nke ọzọ.ogg|Ig-Osisi ukwu anaghị eto n'okpuru nke ọzọ]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A great tree does not grow in the shade of another [[Category: Ilu]] ev08psy92z8666kqtpipntr3cxb8xne Ngwere si na ya si n'elu osisi iroko wụlata, ọ bụrụ na onye ọ bụla ekeleghị ya, ya onwe ya ga-ekele onwe ya 0 8400 65019 2026-07-09T11:59:48Z Chrysella 166 Jiri '==Nkọwa== Jiri ihe i rụpụtara n'ezi ụzọ na-anya isi ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The lizard that jumps from the tall iroko tree and says he is great, if no one praises him, he praises himself. Take pride in your genuine accomplishments [[Category: Ilu]]' kere ihü 65019 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Jiri ihe i rụpụtara n'ezi ụzọ na-anya isi ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The lizard that jumps from the tall iroko tree and says he is great, if no one praises him, he praises himself. Take pride in your genuine accomplishments [[Category: Ilu]] 9h0rgv3z573n73095qa8ugh8x29266i 65020 65019 2026-07-09T13:39:22Z Chrysella 166 /* Mkpọpụta */ 65020 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Jiri ihe i rụpụtara n'ezi ụzọ na-anya isi ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ngwere si na ya si n'elu osisi iroko wụlata, ọ bụrụ na onye ọ bụla ekeleghị ya, ya onwe ya ga-ekele onwe ya.ogg|Ig-Ngwere si na ya si n'elu osisi iroko wụlata, ọ bụrụ na onye ọ bụla ekeleghị ya, ya onwe ya ga-ekele onwe ya]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The lizard that jumps from the tall iroko tree and says he is great, if no one praises him, he praises himself. Take pride in your genuine accomplishments [[Category: Ilu]] e3k7i041rm3hsyihwqa5oe4pwrkpf3z