Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.10
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Ụzọigwe
0
5463
65024
25689
2026-07-10T19:50:20Z
Sylvaline39
429
Improved article
65024
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha nke pụtara ụzọ esi aga igwe/eluigwe maọbụ ụzọ esi enweta igwe.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nna m ochie bụ Ụzọigwe
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
The path to heaven
b88rufder6jfjv3k3empzbsliz5fhso
Ihejịrịka
0
5497
65031
25724
2026-07-10T21:03:23Z
Sylvaline39
429
Improved article
65031
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha na egosi ihe onye jịrị ka, ọ bụ aha zụrụ ohanézè ọṅụ.
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ihejịrịka e ri shala nri ya
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
qsqwpnq25c6thcrddx720qaqcn6axaa
Uchegbu
0
5499
65029
25726
2026-07-10T20:10:50Z
Sylvaline39
429
Improved article
65029
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha bụ aha Igbo, ọ pụtara Onye na-agaghị anwụ site na echiche/ọrịa uche (nke ndị iro ya).
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Uchegbu gụsịrị akwụkwọ na kọleji
===Olumba===
===mkpọpụta===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
One who would not die from the thoughts/ill will (of his enemies).
cgwp2wd6a318eqsl3bwfalxsm7s4oc5
Onwuegbuchulam
0
5500
65030
25727
2026-07-10T20:26:50Z
Sylvaline39
429
Improved article
65030
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Onwuegbuchulam na akọwa ọnọdụ akwa arịrị na egosi ọnọdụ ọjọọ mmadụ nọ na ịme ya
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Death don't kill me
b0vbvsrmc1rchd16xlv1p802k3wneps
Alaneme
0
5501
65028
25729
2026-07-10T20:04:24Z
Sylvaline39
429
Improved article
65028
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Alaneme na-egosipụta nkwanye ugwu omenala igbo maka ala dịka isi iyi ndụ na ihe nketa maọbu aha a na kpọọ onye ịsị
===Ọmụmaatụ===
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Olumba===
===Mkpọpụta===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Nobility or the land is active
l49glqc6s6ce80m1z6lfa5fonp1f7do
Chiawolamoke
0
5503
65025
25730
2026-07-10T19:54:03Z
Sylvaline39
429
Improved article
65025
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha ahụ na-egosi na o nwere okwukwe siri ike na Chineke agaghị eleghara òkè ya ma ọ bụ ngọzi ya anya.
===Ọmụmaatụ===
Chiawolamoke ga abịa n'oge ọtụtụ
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Olumba===
===Mkpọpụta===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
God don't forget me
7hyil5iy77hxymrmr0ut0clnwg9q1bn
Anyaegbulam
0
5526
65026
25755
2026-07-10T19:57:47Z
Sylvaline39
429
Improved article
65026
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Anyaegbulam bu aha mmadụ.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nna m bu anyaegbulam.
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
The eye has seen it all
fpo1j20mrs38nr4s79bgrz0l8c7vk75
65027
65026
2026-07-10T19:59:48Z
Sylvaline39
429
Improved article
65027
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Anyaegbulam bu aha mmadụ.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nna m bu anyaegbulam.
===Mkpọpụta===
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Peoples eye will not kill me
b6tdy1y8futh309jnteahwyqfaxni2e
Isi kote ebu, ọ gbaa ya
0
5680
65035
42492
2026-07-11T06:22:00Z
Chigozirim2005
1250
65035
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
nke a bụ ilu Igbo nke pụtara na ihe onye kotere ka eji isi ya bụrụ maọbụ nsogbu onye kotere ka ọ ga ebu
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Isi kote ebu,ọ gbaa ya.ogg]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[[Category :Ilu]]
fl5btfih5q67ink1jtyt18ajkrgh2t4
Ebe nwatakịrị na-ebute onu mmanu-mmanu ka o na-apu orịrị.
0
5945
65032
42695
2026-07-10T21:28:30Z
Chrysella
166
/* Mkpọpụta */
65032
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nkea bụ ilu Igbo na-akọwa na onye ọbụla na-alaghachi ebe ọ bụla ha bara uru, ebe ha nwere afọ ojuju, ma ọ bụ ebe e mesoro ha ihe nke ọma.
Ọ bụrụ na ị na-emeso ndị mmadụ nke ọma, ha ga-anọnyere good.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Ebe nwatakịrị na-ebute onu mmanu-mmanu ka o na-apu orịrị..ogg|Ig-Ebe nwatakịrị na-ebute onu mmanu-mmanu ka o na-apu orịrị.]]
===Myiri n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
*People follow where their needs are met.
*We keep the company that rewards us.
[[Category:Ilu]]
ro6q8xvn8kx0n77m3ejkp15f33w2m7t
Egbe na-ebu ogidi ga-ebu ogidi, nke na-adịghị ebu bue, o dajịa ya ọnụ
0
6317
65034
30274
2026-07-11T06:10:20Z
Chigozirim2005
1250
65034
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ndị ọkachamara ma ọ bụ ndị nwere nka pụrụ ime ihe ndị mmadụ nkịtị chere na ọ gaghị ekwe omume.
==Mkpọpųta==
[[File:Ig-Egbe na-ebu ogidi ga-ebu ogidi, nke na-adịghị ebu bue, o dajịa ya ọnụ.ogg]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
Professionals can perform what one cannot imagine to do.
[[Category:Ilu]]
kkni9zgdyl45g285ljbtuznyi25mnde
Echi echi kpatara awọ enwela ọdụdụ
0
6337
65033
30294
2026-07-11T06:07:17Z
Chigozirim2005
1250
65033
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa na isị na ihe ọbụla bụ echi na-eme ka ahapụ ime ihe o mepụtara.
==Mkpọpųta==
[[File:Ig-Echi echi kpatara awọ enwela ọdụdụ.ogg]]
==Myiri N'asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
Keeping what one can do today for tomorrow keeps one's work behind.
[[Category:Ilu]]
lusb5cxyp4frge3eozmryl23paelvbz