Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.10
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Ịba
0
625
65140
64753
2026-07-14T01:01:36Z
Geraldine Kene
966
/* Nkọwa */
65140
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ịba bụ ọria aṅụnta na-atanye mmadụ n'ahụ.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nwata ahụ na-arịa Ịba
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Iba.wav|áká_èkpè|thumb|Iba]]
===Olumba===
==Ntụghari n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/malaria/Malaria]]
[[Òtù:aha]]
9hireajfzqi312y3ov1as4vxtzodn0n
Kosarachi
0
828
65096
3240
2026-07-13T21:58:46Z
Iwuala chisom
965
65096
wikitext
text/x-wiki
==Nkowa==
Kosarachi Bụ aha Igbo na omenala Igbo nke pụtara Gwa ya Chukwu
===Nkejiasusu===
Aha
===Omumaatu===
Aha m bu Kosarachi
===Mkpoputa===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Kosarachi.wav]]
===Olumba===
Asusu Igbo
==Ntughari==
===Bekee===
Kosarachi Is an Igbo name in the Igbo culture which means Tell it to God
4b78spj13tg9jagzavkat81yiu5izd5
Obiọma
0
1261
65118
22812
2026-07-14T00:02:50Z
Geraldine Kene
966
Geraldine Kene moved page [[Obioma]] to [[Obiọma]]
22812
wikitext
text/x-wiki
'''Obiọma'''
==Nkọwa==
Aha mmadụ pụtara onye nwere ezigbo obi.
===Nkeji Asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha Nwa di m bụ obiọma.
===Mkpọpụta===
Òbíọ́mà
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Obioma.wav|LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Obioma]]
===Olumba===
Obiọma
===Ntụgharị===
===Bekee===
Good heart
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
kstvyf4ahijwatrapyqp5bjys7bkinj
65120
65118
2026-07-14T00:04:30Z
Geraldine Kene
966
65120
wikitext
text/x-wiki
'''Obiọma'''
==Nkọwa==
Aha mmadụ pụtara onye nwere ezigbo obi.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha Nwa di m bụ obiọma.
===Mkpọpụta===
Òbíọ́mà
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Obioma.wav|LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Obioma]]
===Olumba===
Obiọma
==Ntụgharị==
===Bekee===
Good heart
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
gb6kd58ja8alaargnrdg74vbvj34bqa
Obisike
0
1263
65136
24320
2026-07-14T00:27:54Z
Geraldine Kene
966
65136
wikitext
text/x-wiki
'''Obisike'''
==Nkọwa==
Nke a bụ aha nwa nwoke nke nkọwa ya pụtara nwa nyere ndị mụrụ ya obi siri ike ka ha chọchara nwa maọbụ nwa nwoke ọtụtụ afọ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Obisike bụ naanị nwa nwoke nne ya nwere.
===Mkpọpụta===
Óbìsíké
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Obisike.wav|LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Obisike]]
===Olumba===
Obishike(Umuahia)
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Being Consoled
[[Òtù:Aha]]
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
[[Òtù: Nkọwa aha]]
[[Òtù:Ngwaa]]
ggr3an0wosogltft4m4hsymnpllpgdm
65137
65136
2026-07-14T00:28:11Z
Geraldine Kene
966
65137
wikitext
text/x-wiki
Obisike
==Nkọwa==
Nke a bụ aha nwa nwoke nke nkọwa ya pụtara nwa nyere ndị mụrụ ya obi siri ike ka ha chọchara nwa maọbụ nwa nwoke ọtụtụ afọ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Obisike bụ naanị nwa nwoke nne ya nwere.
===Mkpọpụta===
Óbìsíké
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Obisike.wav|LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Obisike]]
===Olumba===
Obishike(Umuahia)
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Being Consoled
[[Òtù:Aha]]
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
[[Òtù: Nkọwa aha]]
[[Òtù:Ngwaa]]
h3xjxsn2vcq3gg8nhes4w0hyvx02hw6
Odee abụ
0
1274
65133
29513
2026-07-14T00:24:19Z
Geraldine Kene
966
Geraldine Kene moved page [[Odeabu]] to [[Odee abụ]]
29513
wikitext
text/x-wiki
'''Odeabu'''
=Nkọwa=
Nke a bụ onye n'ede abụ
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Innocent Nwadike otu n'ime ndi ọde abụ
===Mpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Igboanude-ode abụ.wav|thumb|left|Odeabu]]
===Olumba===
=Ntụghari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/poet poet]
[https://en.wiktionary.org/wiki/songwriter]
[[Òtù:Aha]]
[[Òtù:Ọrụ Njirimara]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
77ujjt1f0uz8qndyw0k5f4njtj1rlf9
65135
65133
2026-07-14T00:25:35Z
Geraldine Kene
966
65135
wikitext
text/x-wiki
'''Odeabu'''
==Nkọwa==
Nke a bụ onye na-ede abụ
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Innocent Nwadike bụ otu n'ime ndi odee abụ
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Igboanude-ode abụ.wav|thumb|left|Odeabu]]
===Olumba===
==Ntụghari n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/poet poet]
[https://en.wiktionary.org/wiki/songwriter]
[[Òtù:Aha]]
[[Òtù:Ọrụ Njirimara]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
tajjvrwobdg2j29f3cgtpeesmkuk4uc
Ogbu Inyinya
0
1299
65131
5433
2026-07-14T00:20:09Z
Geraldine Kene
966
65131
wikitext
text/x-wiki
Ogbu Inyinya
==Nkọwa==
Nke a bụ aha a na-etu onye gburu ịnyịnya ma a na-eme emume n'ufọdụ obodo dịka ndị si eme
===Nkejiasụsụ===
Nkọwaaha
===Ọmụmaatụ===
Igwe be anyị chiri 'Ogbu Inyinya' n'afọ gara aga
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[[Òtù:nkọwaaha]]
8d19d39pthfygggbm8aupi528u16s9q
Ogbunkụ
0
1302
65128
42744
2026-07-14T00:17:59Z
Geraldine Kene
966
65128
wikitext
text/x-wiki
"""Ogbunkụ"""
===Nkọwa===
Ogbunkụ bụ ihe eji akpọwa nkụ. E jikwa ya egbutu nnukwu osisi.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
E ji m ogbunkụ kpọwaa nkụ n'oge mgbede.
===Mkpọpụta===
Ògbúnkụ́
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aminwa 21-Ogbunku.wav|LL-Q33578 (ibo)-Aminwa 21-Ogbunku]]
===Olumba===
Ụgama
==Ntụgharị na asụsụ ọzọ ==
===Bekee===
Axe
https://en.m.wiktionary.org/wiki/Axe
===Category===
[[Òtù:wiki loves names]]
kipbb9ytk6zqif1sxxr2xrm38qtgtyh
65129
65128
2026-07-14T00:18:15Z
Geraldine Kene
966
Geraldine Kene moved page [[Ogbunku]] to [[Ogbunkụ]]

ogwu
0
1316
65127
19383
2026-07-14T00:16:33Z
Geraldine Kene
966
/* Nkọwa */
65127
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ ihe na-adị n'ahụ ụfọdụ osisi. Ọ na-apị ọnụ ma na-emerụ mmadụ ahụ.
[[Image:Ocotillothron02262006.JPG|thumb|Ogwu dị n'osisi]]
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
* Ogwu mara ya n'ụkwụ ụnyaahụ.
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
* [https://en.m.wiktionary.org/wiki/thorn thorn(s)]
[[Òtù:aha]]
2j7xe07bowsfso608zzc53uiteka4kx
Ogwugwu
0
1317
65126
18316
2026-07-14T00:15:13Z
Geraldine Kene
966
/* Nkọwa */
65126
wikitext
text/x-wiki
=Nkọwa=
N'ala Igbo, ogwugwu bụ chi maọbụ arụsi na-ahụ maka ọmụmụ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
# Ọ riọriọ ogwugwu ka onye ya ọmụmụ.
# Ọ bụ nwa ogwugwu.
===Mkpọpụta===
===Olumba===
* Ogwugwu - Ọkija
=Ntụghari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
* A deity
[[Òtù:aha]]
p3hftcu6ewhur9el1vl5alvzqmpqf83
Oji ọnụ
0
1322
65121
22752
2026-07-14T00:07:36Z
Geraldine Kene
966
65121
wikitext
text/x-wiki
"""Oji ọnụ"""
==Nkọwa==
Oji ọnụ bụ aha mmọnwụ ndị Nsukka na-eti oge emume. Mmọnwụ oji ọnụ na-agba egwu rinne, ọ na-ebukwa agụiyi akpụrụ akpụ n'isi ya.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Oji ọnụ bụ aha mmọnwụ.
===Mkpọputa===
Ójí ọ́ńụ́
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Chiraldine-Oji ọnụ.wav|LL-Q33578 (ibo)-Chiraldine-Oji ọnụ]]
===Olumba===
mmanwụ
==Ntụgharị==
===Bekee===
https://en.m.wiktionary.org/wiki/masquerade
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
luahs7knayfie567i3fdb70y8q6ev49
Ọkazị
0
1330
65122
28683
2026-07-14T00:08:16Z
Geraldine Kene
966
Geraldine Kene moved page [[Okazi]] to [[Ọkazị]]
28683
wikitext
text/x-wiki
... Okwu ahụ...
ọkazị
===Nkọwa===
ọkazị bu akwụkwọ nri eji esi ofe
===Nkeji Asụsụ===
Aha
===Ọmụma atụ===
Ofe ọkazị n'ato ụtọ
===Mkpọputa===
Ọkazị
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Chiraldine-Okazi.wav|LL-Q33578 (ibo)-Chiraldine-Okazi]]
===Olumba===
Ukazi
=Ntụgharị=wild spinach
===Bekee===Wild spinach
https://en.wiktionary.org/wiki "vegetable" "vegetable"
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
aa5htytkv6reypzqezr3nuodm7400u2
65124
65122
2026-07-14T00:11:51Z
Geraldine Kene
966
65124
wikitext
text/x-wiki
Ọkazị
==Nkọwa==
Ọkazị bụ akwụkwọ nri e ji esi ofe
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ofe ọkazị na-atọ ụtọ
===Mkpọpụta===
Ọkazị
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Chiraldine-Okazi.wav|LL-Q33578 (ibo)-Chiraldine-Okazi]]
===Olumba===
Ụkazị
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Wild spinach
https://en.wiktionary.org/wiki "vegetable" "vegetable"
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
prlgsb7jtp5ikywf1w8v4duju8k57ab
Okosisi
0
1342
65138
22840
2026-07-14T00:31:06Z
Geraldine Kene
966
65138
wikitext
text/x-wiki
Okosisi
==Nkọwa==
Okosisi bụ aha mmadụ na-egosi onye bụ nnukwu mmadụ. Onye na-aza aha a bụkwụazị onye obodo na asọpụrụ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Okosisi bụ aha mmadụ
===Mkpọpụta===
Ókósísí
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Chiraldine-Okosisi.wav|LL-Q33578 (ibo)-Chiraldine-Okosisi]]
===Olumba===
*Oji okosisi
*Ogbunechendo
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Philanthropist
https://en.m.wiktionary.org/wiki/philanthropist
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
aabmnd2zzipgixcbv6i41p7bspmq7n2
Okpogho
0
1349
65139
23077
2026-07-14T00:32:55Z
Geraldine Kene
966
65139
wikitext
text/x-wiki
Okpogho
==Nkọwa==
Okpogho bụ ihe eji azụta ihe n'ahịa.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
E ji m okpogho zụta ekwentị n'ahịa.
===Mkpọpụta===
Ókpóghó
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Aminwa 21-Okpogho.wav|LL-Q33578 (ibo)-Aminwa 21-Okpogho]]
===Olumba===
Ego
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Money
https://en.m.wiktionary.org/wiki/Money
===Category===
[[Òtù:wiki loves names]]
ewerxcri2jtelp1jq0depkdkjpd5thm
oziọma
0
2941
65066
13364
2026-07-13T17:34:26Z
Flawdelianne
2079
/* Mkpọpụta */ Ozioma
65066
wikitext
text/x-wiki
'''oziọma'''
=Nkọwa=
Okwu e kwuru nke n'enye ọṅụ na olileanya iheọma. Ọtụtụ mgbe ana-eji ya atunyere [https://incubator.wikimedia.org/wiki/okwuchukwu okwuchukwu].
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
Enyi m nwoke a ji oziọma bịa
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578_(ibo)-Flawdelianne-Ozioma.wav]]
===Olumba===
Ozi na-enye ndụ
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/gospel gospel ]
[[Òtù:aha]]
h3ez519ibsn8zwflbzms9i00ztkwmnd
Obiageri
0
3610
65089
23287
2026-07-13T18:24:57Z
Iwuala chisom
965
65089
wikitext
text/x-wiki
Obiageri
====== Nkowa ======
Obiageri pụtara na haa mụrụ onyeá na akụ
====== Nkejiasụsụ ======
Aha
======Ọmụmaatụ======
Obiageri bu aha ana-kpo nwata nwanyị na ala igbo
====== Mkpoputa ======
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Obiageri.wav]]
====== Olumba ======
Obiageli
====== Ntụgharị na asụsụ ======
======Bekee ======
One born into wealth
====== Category ======
<nowiki>[[Category:wt/ig/Wiki Loves names]]</nowiki>
c4mcc6l19cx401xdh8b7swa6mg4zlu4
Obiọra
0
3655
65113
23286
2026-07-13T23:58:15Z
Geraldine Kene
966
Geraldine Kene moved page [[Obiora]] to [[Obiọra]]
23286
wikitext
text/x-wiki
"""Obiora"""
====== Nkọwa ======
Nke a putara Mmadu enwe obi gbasara ora Mmadu niile.
====== Nkejiasụsụ ======
Aha
======Ọmụmaatụ ======
Aha m bụ Obiora.
======Mkpọpụta ======
O/bi/o/ra
======Olumba ======
Obioha
======Ntụgharị na asụsụ ọzọ ======
======Bekee ======
Heart of the people
<nowiki>[[Category: wt/ig/wiki loves names]]</nowiki>
<nowiki>[[Category: wt/ig]]</nowiki>
4t0j9jb5pmpxy9czm8v9m9fy7kn7yrp
65115
65113
2026-07-13T23:59:47Z
Geraldine Kene
966
/* Nkọwa */
65115
wikitext
text/x-wiki
"""Obiora"""
====== Nkọwa ======
Nke a bụ aha Igbo pụtara mmadụ inwe obi gbasara ọha mmadụ niile.
====== Nkejiasụsụ ======
Aha
======Ọmụmaatụ ======
Aha m bụ Obiora.
======Mkpọpụta ======
O/bi/o/ra
======Olumba ======
Obioha
======Ntụgharị na asụsụ ọzọ ======
======Bekee ======
Heart of the people
<nowiki>[[Category: wt/ig/wiki loves names]]</nowiki>
<nowiki>[[Category: wt/ig]]</nowiki>
fxm3z39dccs0en6vgncar9wxi4bo2f0
65116
65115
2026-07-14T00:01:57Z
Geraldine Kene
966
65116
wikitext
text/x-wiki
"""Obiora"""
==Nkọwa==
Nke a bụ aha Igbo pụtara mmadụ inwe obi gbasara ọha mmadụ niile.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Aha m bụ Obiọra.
===Mkpọpụta ===
O/bi/ọ/ra
===Olumba ===
Obiọha
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
Heart of the people
<nowiki>[[Category: wt/ig/wiki loves names]]</nowiki>
<nowiki>[[Category: wt/ig]]</nowiki>
5906kddq8xj38lxtjancxu4t1vugawe
65117
65116
2026-07-14T00:02:14Z
Geraldine Kene
966
65117
wikitext
text/x-wiki
"""Obiora"""
==Nkọwa==
Nke a bụ aha Igbo pụtara mmadụ inwe obi gbasara ọha mmadụ niile.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Aha m bụ Obiọra.
===Mkpọpụta ===
O/bi/ọ/ra
===Olumba ===
Obiọha
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
===Bekee ===
Heart of the people
<nowiki>[[Category: wt/ig/wiki loves names]]</nowiki>
<nowiki>[[Category: wt/ig]]</nowiki>
a52la51mh6c721hzg8yphy6ek6javsp
Odibo
0
3760
65132
16244
2026-07-14T00:23:43Z
Geraldine Kene
966
65132
wikitext
text/x-wiki
Odibo
==Nkọwa==
Odibo bụ onye na-ejere mmadụ ozi nke a na-akwụ ụgwọ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
A chọrọ m odibo ga-enyere m aka na-aga ozi n'ụlọ m.
===Mkpọpụta===
Òdíbò
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Slave
https://en.m.wiktionary.org/wiki/Slave
=== ===Category=== ===
<nowiki>[[Category:wt/ig) wiki loves names]]</nowiki>
2hx72p9tkbbj71somgizawqx2w4kjgx
Ohi osimiri
0
4327
65125
20020
2026-07-14T00:13:56Z
Geraldine Kene
966
65125
wikitext
text/x-wiki
'''Ohi osimiri'''
==Nkọwa==
Ohi osimiri bụ iwepụ nnukwu ájá n'akụkụ osimiri nke iwu na-akwadoghị nke na-eme ka osimiri ghara ịtachasị ike maọbụ tachasịa ike.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Izu ohi osimiri bụ otu ihe iwu Naijiria na-akwadoghị.
===Mkpọpụta===
===Olumba===
Ori oshimili (Onitsha)
==Ntụhgarị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Beach theft (https://en.wikipedia.org/wiki/Sand_theft)#WikiForHumanRights2023#AnambraNetworkForHumanRights2023
qh0cm839kswwraqzoe6ysuyh7itmkan
Uziza
0
4704
65081
42115
2026-07-13T18:16:28Z
Iwuala chisom
965
65081
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Uziza bụ akwụkwọ nri na-enwe ísì ọma. E ji ya e si ofe, ọ kachasị ofe egusi. A makwara ya dika ọgwụ, nke na-enyere nwanyị mụrụ nwa ọhụrụ aka inweta ike.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
I ga etinye akwụkwọ ụzịza n' ofe ahụ ka ọ wee nwee isi oma
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Uziza.wav]]
===Olumba===
===Ntụ̀gharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
[[Category:wt/ig]]
57ak99rcdmkxhxk3i9et97sjn0s3fgu
nwadike
0
5414
65078
42125
2026-07-13T18:03:42Z
Iwuala chisom
965
65078
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ aha mmadụ nke pụtara na onye ahụ bu nwa dike.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aham bụ nwadike.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Nwadike.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Child of a warrior
mb5sae61v6nee2mpy8hgy4auzyzopwi
ogadimma
0
5419
65098
42074
2026-07-13T22:00:47Z
Iwuala chisom
965
65098
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
Nke a bụ aha mmadụ nke pụtara n'ihe nile ga'dimma
=== Nkejịasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
Wė ndidi ogadimma.
=== Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ogadimma.wav]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
It will be well
ezmhkf4k3227eni3bm0qpp9uq3wiqdw
Ojukwu
0
5436
65088
42109
2026-07-13T18:24:00Z
Iwuala chisom
965
65088
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea putara aha na egosi onye jị ihe ịbụ ri ịbụ
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ojukwu mara mma
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ojukwu.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Big
3yyzb4p7yav9o9xhv7nybuu034hvwu3
Uzoamaka
0
5437
65071
42118
2026-07-13T17:55:23Z
Iwuala chisom
965
65071
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea na akọwa okporo uzo dị mma
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Uzoamaka bu ezi Enyi m
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Uzoamaka.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Good road
i897cil40g3q84n22kyl9kyryhigtlg
Ụzọechi
0
5438
65072
42119
2026-07-13T17:56:26Z
Iwuala chisom
965
65072
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea na kọwaa ụzọ agaghị echi
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha onye mụrụ Nna m bụ Ụzọechi
===Olumba===
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ụzọechi.wav]]
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Road do not close
jxtte7m2trkmo1k11ybforti1avd3p0
Gịnịkanwa
0
5439
65073
42120
2026-07-13T17:57:25Z
Iwuala chisom
965
65073
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea na kọwaa oye ihe karịrị ị mụ nwa
===Nkejiasụsụ===
Akara ajụjụ
===Ọmụmaatụ===
===Olumba===
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Gịnịkanwa.wav]]
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
What is bigger than having a child?
q5szovcwvc41mt5fm5aarkgkta6jo9c
Ụwadịegwú
0
5440
65110
25617
2026-07-13T22:31:18Z
Iwuala chisom
965
65110
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ụwadịegwu bụ aha nke pụtara n'ụwa dị omimi, na ihe dị n'ụwa erika.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ụwadịegwu, n'ihi na ọtụtụ ihe na-eme n'elu ụwa nkea.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ụwadịegwú.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
The world is mysterious.
i2mpqdl808a2pcwr4i5vtuekgbext05
Iwuala
0
5442
65069
42116
2026-07-13T17:49:47Z
Iwuala chisom
965
65069
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Iwuala bụ aha mmadụ nke pụtara iwu eji mara obodo,mba maọbụ iwu ndị.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Iwuala bụ onye Imo steeti.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Iwuala.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Law of the land
0tq1lsyer5ujz1mral8uyi7jdfvftnq
Achara
0
5446
65079
42126
2026-07-13T18:04:35Z
Iwuala chisom
965
65079
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Achara bụ ọtụ ímé ahịhịa na-eto na ubi, nke ụfọdụ obodo na eji esi nri.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Achara nọ na ubi Anyị
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Achara.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Grass
eqxtftemy8govf0o5xhamkvjewlxxyd
Jachukwumma
0
5448
65076
42122
2026-07-13T18:00:35Z
Iwuala chisom
965
65076
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha nkea putara na inye Chineke otuto
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Jachukwumma.wav]]
===Ọmụmaatụ===
Mama Nkechi mụrụ nwa nwanyi ma kpọọ aha ya Jachukwumma
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Glorify God
161vt1gjgoykcwin2i3gzw9dwrylnuc
Iwuchukwu
0
5456
65070
42117
2026-07-13T17:53:42Z
Iwuala chisom
965
65070
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Iwuchukwu bụ aha nke pụtara ọkwa Chukwu nyere.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Iwuchukwu bụ aha nwanne m
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Iwuchukwu.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
God's law or God's Commandments.
8hek8rwepce5yxajqxqh79nq59bagba
Chinwekene
0
5458
65103
25671
2026-07-13T22:23:42Z
Iwuala chisom
965
65103
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ aha nke pụtara na ọ bụ Chi nwe ekene, ọ nwere ike bụrụ Chukwu ma ọ bụ ụdị Chi ọzọ.
===Nkejiasụsụ===
Aha.
===Ọmụmaatụ===
Chinwekene bụ onye iro m
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Chinwekene.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
God owns greetings
gos2tnbkuaqq3x2ls7mb010sp05k5fl
Nwaobodo
0
5459
65107
25685
2026-07-13T22:28:30Z
Iwuala chisom
965
65107
wikitext
text/x-wiki
===nkọwa===
Nkea putara aha a na kpọọ onye bụbnwa obodo
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Olumba===
===Ọmụmaatụ===
A bụ mụ nwaobodo Umuneke Ubommiri
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Nwaobodo.wav]]
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Son of the soil
85wajt5bgiz6q8amkmde4kcst8ejoyl
Ụzọigwe
0
5463
65100
65024
2026-07-13T22:20:29Z
Iwuala chisom
965
65100
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha nke pụtara ụzọ esi aga igwe/eluigwe maọbụ ụzọ esi enweta igwe.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nna m ochie bụ Ụzọigwe
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ụzọigwe.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
The path to heaven
8qhi4zhzsdsyrsv25c2t361w47axjpc
Adimonyemma
0
5464
65106
25690
2026-07-13T22:26:50Z
Iwuala chisom
965
65106
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Adịmonyemma bụ aha nke mpụtara ya bụ onye ka m dị mma.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Adịmonyemma bụ aha onye agbataobi m
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Adimonyemma.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Am i good to anyone?
pauu1ko5dcdkidr13gvdfk4wxxz1yo7
Ugochinyere
0
5472
65091
49194
2026-07-13T21:52:52Z
Iwuala chisom
965
65091
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara onyinye Chineke na-enye mmadụ
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ugochinyere gara ụlọakwukwo Mahadum.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ugochinyere.wav]]
===Olumba ===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee===
God's gift
mmzhtnyz2f9q024s8apfy0mftviu3hr
Ihechikwuru
0
5476
65087
42110
2026-07-13T18:23:02Z
Iwuala chisom
965
65087
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkwa bụ aha nke pụtara na Ihe Chi kwuru na o kwuwo ya. Chi a ana-ekwu okwu ya nwere ike bụrụ Chineke maọbụ Chi ọzọ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ihechikwuru bụ aha nwa enyi m nwaanyị
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ihechikwuru.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
What God has said
ardbtrfki60bt4g4bbs0h48gtu40iyr
Ọgaranya
0
5477
65086
42111
2026-07-13T18:21:55Z
Iwuala chisom
965
65086
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ọgaranya bụ aha e ji mara onye nwere akụ na ụba maọbụkwanụ onye ji ego.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nna m bụ Ọgaranya
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ọgaranya.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
A rich person/A wealthy person.
rs4vl07x5qeb3gzi87ofmydewfd9jx0
Nwaneriaku
0
5487
65095
25714
2026-07-13T21:57:37Z
Iwuala chisom
965
65095
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha nke pụtara nwa na-eri akụ
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nne m ochie nyere m bụ Nwaneriaku
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Nwaneriaku.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
A child who is enjoying wealth.
05r51jb77v1pvmpv7ne3un674b1i2jg
Onukwube
0
5488
65094
25715
2026-07-13T21:56:44Z
Iwuala chisom
965
65094
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Mpụtara aha nke a bụ na ọnụ nwere ike ikwu ihe ọbụla masịrị ya na nsogbu adịghị.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nwanne nna m nke aha ya bụ Onukwube lọtara n'abalị
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Onukwube.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
The mouth should talk.
2h23zp4u865371pd4iuvux7q80heqho
Onyenaeke
0
5489
65092
25716
2026-07-13T21:54:01Z
Iwuala chisom
965
65092
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha nkea dị n'ụdị ajụjụ, ọ na-ajụ maka onye na-eke ihe maọbụ na-eke mmadụ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nna Ogechukwu bụ Onyenaeke
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Onyenaeke.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Who creates?
6299dm653kg4jq57w0h082jj3qs9zyi
Nnacheta
0
5496
65075
25723
2026-07-13T17:59:39Z
Iwuala chisom
965
65075
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Nkea putara aha ndị ìgbo
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nnacheta na aga ịtụ nkụ
===Olumba===
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Nnacheta.wav]]
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
5xhd48i8xqff6z1t4yhm1j05yjt1jeb
Ihejịrịka
0
5497
65111
65031
2026-07-13T22:32:21Z
Iwuala chisom
965
65111
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha na egosi ihe onye jịrị ka, ọ bụ aha zụrụ ohanézè ọṅụ.
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ihejịrịka e ri shala nri ya
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ihejịrịka.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
a049h1k4uv125t2eo3sh2gzboaagxes
Onwuegbuchulam
0
5500
65108
65030
2026-07-13T22:29:40Z
Iwuala chisom
965
65108
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Onwuegbuchulam na akọwa ọnọdụ akwa arịrị na egosi ọnọdụ ọjọọ mmadụ nọ na ịme ya
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Onwuegbuchulam.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Death don't kill me
eoew8ej6qdnlrtc02qq43yl268p81k9
Alaneme
0
5501
65105
65028
2026-07-13T22:25:49Z
Iwuala chisom
965
65105
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Alaneme na-egosipụta nkwanye ugwu omenala igbo maka ala dịka isi iyi ndụ na ihe nketa maọbu aha a na kpọọ onye ịsị
===Ọmụmaatụ===
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Olumba===
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Alaneme.wav]]
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Nobility or the land is active
0g6w2l0cp4h6mizgk9bdqjdx2rr4779
Chiawolamoke
0
5503
65101
65025
2026-07-13T22:21:54Z
Iwuala chisom
965
65101
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha ahụ na-egosi na o nwere okwukwe siri ike na Chineke agaghị eleghara òkè ya ma ọ bụ ngọzi ya anya.
===Ọmụmaatụ===
Chiawolamoke ga abịa n'oge ọtụtụ
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Olumba===
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Chiawolamoke.wav]]
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
God don't forget me
sqth7xdga3xrmz1okbb8bskidp392vf
Mgbechikwuru
0
5506
65085
42112
2026-07-13T18:20:52Z
Iwuala chisom
965
65085
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara oge Chi ji kwuo maọbụ mgbe Chi ji kwuo okwu.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nwaanyị onye ara ahụ bụ Mgbechikwuru
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Mgbechikwuru.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
When God says
jhcn9sw1kkhds01t5g0yyc59bq94qpo
Ochendụ
0
5507
65083
42114
2026-07-13T18:18:27Z
Iwuala chisom
965
65083
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ochendụ bụ aha mmadụ nke pụtara onye na-echekwa ndụ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ọmalịcha nwokorọbia ahụ sị n'aha ya bụ Ochendụ
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ochendụ.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Protector of life
87a2wr0x4tfu936u3uuzxddr4v415ob
Ụlọaku
0
5508
65074
42121
2026-07-13T17:58:43Z
Iwuala chisom
965
65074
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ụlọakụ bụ ebe a na-edowe ma na-echekwa ego nke na mgbe ọbụla a chọrọ ya, e nwee ike iweputakwa ya.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ọkpara nne m na-arụ ọrụ n'Ụlọaku dị na Legọọsụ
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ụlọaku.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Bank
2bn8dvfhb27nry41y5uz56d4n9cyyd2
Onyewuenyi
0
5509
65077
42123
2026-07-13T18:01:55Z
Iwuala chisom
965
65077
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha nke mpụtara ya dị n'ụdị ajụjụ nke gbadoro ụkwụ n'ịmata onye bụ enyi n'ezịe
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha a na-akpọ nwata ahụ bụ Onyewuenyi
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Onyewuenyi.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Who is a friend?
owc1u8moxksn65aztkukfqzs3vdymg2
Onwuegbulam
0
5510
65109
25737
2026-07-13T22:30:31Z
Iwuala chisom
965
65109
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara ka ọnwụ ghara igbu mmadụ maọbụ ka ọnwụ ghara igbu m.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Maazị Onwuegbulam so na ndị mbụ kuziri nkuzi n'ụlọakwụkwọ ahụ.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Onwuegbulam.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Death should not kill me
smo4lwchri55bggti80m5gf19k9u1fp
Anyaegbulam
0
5526
65104
65027
2026-07-13T22:24:40Z
Iwuala chisom
965
65104
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Anyaegbulam bu aha mmadụ.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nna m bu anyaegbulam.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Anyaegbulam.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Peoples eye will not kill me
cdb5guo8lwec6y3obd0bryod4dpbj9o
Adajị
0
5528
65112
42217
2026-07-13T22:33:07Z
Iwuala chisom
965
65112
wikitext
text/x-wiki
'''Adajị'''
==Nkọwa==
Nke a bụ aha mmadụ
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha m bụ adaji
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Adajị.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Daughter of yam
[[Category: Aha]]
4qi3zjys67raozu1ndcb50o1ij5lr3f
Anemeotu
0
5534
65099
28240
2026-07-13T22:01:38Z
Iwuala chisom
965
65099
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Anemeotu bụ aha mmadụ nke pụtara ana eme otu ọzọ a na abịa.
===Ọmụmaatụ===
Anemeotu bụ onye guzobere ụlọ ọrụ anyị.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Anemeotu.wav]]
===Olumba ===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee===
Doing one thing.
22dy1hom35pwyldi5jnp7j6togk6gwn
Mgbechikara
0
5538
65084
42113
2026-07-13T18:19:45Z
Iwuala chisom
965
65084
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha bụ aha nna ndị ìgbo na kọwaa mgbè chukwu na ekwu maọbu oge chukwu kà mma
===Ọmụmaatụ===
Mgbechikara na ehi ụra
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Olumba===
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Mgbechikara.wav]]
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
The time when God appoints
p5fw2fc8ixr6wkaoghuxdqg3aonxsvx
Azoronyeahu
0
5549
65090
28247
2026-07-13T21:51:50Z
Iwuala chisom
965
65090
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nkea bụ aha mmadụ nke dara ka ajụjụ, onye ka aga a zoro ahụ/ onye kwesịrị ntụkwasị obi.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Azoronyeahu bụ otu n'ime ụmụ iri ahụ nwanyị ahụ mụrụ.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Azoronyeahu.wav]]
===Olumba ===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee===
Whom do I trust.
6md9etv2y5bn6omfacve0v1v0p40rgi
Iheagwam
0
6027
65097
28242
2026-07-13T21:59:50Z
Iwuala chisom
965
65097
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Iheagwam bụ aha mmadụ nke pụtara ihe akparamagwa mmadụ na egosi.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Iheagwam bụ onye àmà ámá n'obodo.
===Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Iheagwam.wav]]
===Olumba ===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
My Character
p4lro1uij5irrjeg74di68d6w28kjdl
Akujimemena
0
6028
65093
28243
2026-07-13T21:55:19Z
Iwuala chisom
965
65093
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Akujimemena bụ aha mmadụ nke pụtara na enweghị akụnụba bụ ihe kpara na mmadụ emeghị ihe o kwesịrị ime.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Akujimemena bụ ezigbo mmadụ.
===Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Akujimemena.wav]]
===Olumba ===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
Lack of Wealth holds me
0bt000k7dfyi6999kgj8595bifgkxhv
Ihemjeruwa
0
6446
65102
30438
2026-07-13T22:22:52Z
Iwuala chisom
965
65102
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nke a bụ aha mmadụ nke pụtara ihem ji eru ihe ụwa wetara.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Aha nwa ya bụ Ihemjeruwa
===Mkpọputa ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ihemjeruwa.wav]]
===Olumba ===
=== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
What keeps me thinking about the world
ohc429ytrpeawdktyi1msbm5v4b4k30
Ojiarụ:Okoromabrightkossidimma
2
8402
65060
2026-07-13T12:35:51Z
Okoromabrightkossidimma
2080
/* */
65060
wikitext
text/x-wiki
== Igbo ==
=== Aha (Proper Noun) ===
'''Chukwuokikeabiama''' ''(nke a na-akpọkwa dịka ChI-ukwu-okike-Abia-na-Ama)''
# [[Chineke|Chukwu]] onye kere Abia (divinity) na Ama(revelation) dika ndị Igbo siri kwere.
==== Mbido Aha na Nkọwa (Etymology & Breakdown) ====
Aha a bụ njikọ okwu ise dị iche iche na-egosi ụdị onye Chineke bụ, ikike ya, na ọrụ ya:
* '''Chi''': [[Chukwu|God]] (Mmọ́ kachasị elu).
* '''Ukwu''': Almighty / Great (Onye ukwu ma ọ bụ onye nwere ikike niile).
* '''Okike''': Creator (Onye okere ihe niene).
* '''Abia''': Divinity (ihenine di na mmou).
* '''Ama''': Revelation / Evidence (Ihe ngosipụta nke ọrụ ya/ihenine putara ihe).
=== Nkọwa Ndị Ọzọ (Description) ===
'''Chukwuokikeabiama''' bụ aha pụrụ iche ndị Igbo na-akpọ Chineke oge gboo tupu okpukpere chi ọhụrụ abata. Aha a na-egosipụta chi nke ndị Igbo siri na-ahụ Chineke: dika mmọ́ kachasị elu (Chi), ikike ya na ịdị ukwu ya (Ukwu), ike o nwere ikee ihe (Okike), na otu o siri gosi onwe ya nye mmadụ site na divinity (Abia) na ihe ngosipụta/ọhụụ (Ama).
=== Lee nke a kwa (See also) ===
* [[Chukwu]]
* [[Chinwenu]]
* [[Odinala]]
9imkdj4bx4pcaufn5p256engehzbsah
65061
65060
2026-07-13T13:04:48Z
Okoromabrightkossidimma
2080
/* */
65061
wikitext
text/x-wiki
== Igbo ==
=== Ńfọdụ̀ (Noun) ===
'''Abia'''
# [[Chúkwú|Divinity]].
# Ihe gbasara mmọ́ nso ma ọ bụ dika ike Chukwu siri dị.
==== Ịgụgọ na Nkọwa (Etymology & Meaning) ====
N'asụsụ Igbo, '''Abia''' pụtara ''divinity'' (Ike, Mmou, Chi, Nso, agwu, Arusi, agbara, uwa). A na-ejikarị ya eme ihe n'aha dịka '''Chukwuokike-Abia''' ma ọ bụ '''Chukwuokike-Abia n' Ama''', nke pụtara Chineke onye kere divinity na [[Ihe ngosipụta|revelations]] (ihe ngosipụta).
* '''Abia''': Divinity (Ike, Mmou, Chi, Nso, agwu, Arusi, agbara, uwa, ihe ninne).
* '''Ama''': Revelation / Review (Ihe ngosipụta ma ọ bụ ebe nlere anya).
=== Lee nke a kwa (See also) ===
* [[Chukwu]]
* [[Chi]]

eal5n1w7hj3rp3kgffha388z8738b8y
65080
65061
2026-07-13T18:14:00Z
Okoromabrightkossidimma
2080
/* */
65080
wikitext
text/x-wiki
== Igbo ==
=== Etymology ===
Sitere na mkpụrụokwu abụọ:
* '''di''' ("onye mezuworo, onye isi, ma ọ bụ onye nwere amamihe na nkà")
* '''abịa''' ("mmụta, amamihe, ma ọ bụ ihe ọmụma mepere emepe; nke e belatara ka ọ bụrụ ''bia''").
N'ụzọ nkịtị, ọ pụtara '''"Onye isi amamihe ma ọ bụ onye nwe nkà mmụta."'''
=== Pronunciation ===
* [[Wiktionary:IPA|IPA]]: /ɗi.ɓi.a/
=== Noun ===
'''dibia''' (ọtụtụ ''dibia'')
# Onye nwe amamihe na mmụta mmụọ; onye nwetara nna ukwu na amamihe, mmụta ime mmụọ na ọrụ Chineke na ebighi ebi.
# Onye na-gwọ ọrịa n'omenala, dibia afa, ma ọ bụ mụọ nke nwere nghọta gbara ọkpụrụkpụ gbasara okike, ọgwụ osisi na mweghachi nke ahụ na mmụọ.
==== Derived terms ====
* '''dibia afa''' – Onye na-agba afa, onye na-ahụ maka ọdịnihu.
* '''dibia ọgwụ''' – Onye na-emepụta ọgwụ osisi, dibia ahụike n'omenala.
* '''Chukwuokike-Abịa''' – Chineke Okike nke Amamihe na Mmụọ.
=== Usage notes ===
Agbanyeghị na n'asụsụ bekee nke oge a, a na-asụgharị ''dibia'' mgbe ụfọdụ dị ka "native doctor" ma ọ bụ "traditional healer", n'echiche Omenala Igbo, '''dibia''' bụ onye isi nwere ọkwá dị elu na sayensị ime mmụọ, okike, na amamihe zuru ezu nke ndụ na gburugburu.

iafpghw8wf8rwz50ebn80bwnrnpaedk
65082
65080
2026-07-13T18:17:41Z
Okoromabrightkossidimma
2080
/* Noun */
65082
wikitext
text/x-wiki
== Igbo ==
=== Etymology ===
Sitere na mkpụrụokwu abụọ:
* '''di''' ("onye mezuworo, onye isi, ma ọ bụ onye nwere amamihe na nkà")
* '''abịa''' ("mmụta, amamihe, ma ọ bụ ihe ọmụma mepere emepe; nke e belatara ka ọ bụrụ ''bia''").
N'ụzọ nkịtị, ọ pụtara '''"Onye isi amamihe ma ọ bụ onye nwe nkà mmụta."'''
=== Pronunciation ===
* [[Wiktionary:IPA|IPA]]: /ɗi.ɓi.a/
=== Noun ===
'''dibia''' (''dibia'' ''master of divinity'')
# Onye nwe amamihe na mmụta mmụọ; onye nwetara nna ukwu na amamihe, mmụta ime mmụọ na ọrụ Chineke na ebighi ebi.
# Onye na-gwọ ọrịa n'omenala, dibia afa, ma ọ bụ mụọ nke nwere nghọta gbara ọkpụrụkpụ gbasara okike, ọgwụ osisi na mweghachi nke ahụ na mmụọ.
==== Derived terms ====
* '''dibia afa''' – Onye na-agba afa, onye na-ahụ maka ọdịnihu.
* '''dibia ọgwụ''' – Onye na-emepụta ọgwụ osisi, dibia ahụike n'omenala.
* '''Chukwuokike-Abịa''' – Chineke Okike nke Amamihe na Mmụọ.
=== Usage notes ===
Agbanyeghị na n'asụsụ bekee nke oge a, a na-asụgharị ''dibia'' mgbe ụfọdụ dị ka "native doctor" ma ọ bụ "traditional healer", n'echiche Omenala Igbo, '''dibia''' bụ onye isi nwere ọkwá dị elu na sayensị ime mmụọ, okike, na amamihe zuru ezu nke ndụ na gburugburu.
== Igbo ==
=== Ńfọdụ̀ (Noun) ===
'''Abia'''
# [[Chúkwú|Divinity]].
# Ihe gbasara mmọ́ nso ma ọ bụ dika ike Chukwu siri dị.
==== Ịgụgọ na Nkọwa (Etymology & Meaning) ====
N'asụsụ Igbo, '''Abia''' pụtara ''divinity'' (Ike, Mmou, Chi, Nso, agwu, Arusi, agbara, uwa). A na-ejikarị ya eme ihe n'aha dịka '''Chukwuokike-Abia''' ma ọ bụ '''Chukwuokike-Abia n' Ama''', nke pụtara Chineke onye kere divinity na [[Ihe ngosipụta|revelations]] (ihe ngosipụta).
* '''Abia''': Divinity (Ike, Mmou, Chi, Nso, agwu, Arusi, agbara, uwa, ihe ninne).
* '''Ama''': Revelation / Review (Ihe ngosipụta ma ọ bụ ebe nlere anya).
=== Lee nke a kwa (See also) ===
* [[Chukwu]]
* [[Chi]]
== Igbo ==
=== Aha (Proper Noun) ===
'''Chukwuokikeabiama''' ''(nke a na-akpọkwa dịka ChI-ukwu-okike-Abia-na-Ama)''
# [[Chineke|Chukwu]] onye kere Abia (divinity) na Ama(revelation) dika ndị Igbo siri kwere.
==== Mbido Aha na Nkọwa (Etymology & Breakdown) ====
Aha a bụ njikọ okwu ise dị iche iche na-egosi ụdị onye Chineke bụ, ikike ya, na ọrụ ya:
* '''Chi''': [[Chukwu|God]] (Mmọ́ kachasị elu).
* '''Ukwu''': Almighty / Great (Onye ukwu ma ọ bụ onye nwere ikike niile).
* '''Okike''': Creator (Onye okere ihe niene).
* '''Abia''': Divinity (ihenine di na mmou).
* '''Ama''': Revelation / Evidence (Ihe ngosipụta nke ọrụ ya/ihenine putara ihe).
=== Nkọwa Ndị Ọzọ (Description) ===
'''Chukwuokikeabiama''' bụ aha pụrụ iche ndị Igbo na-akpọ Chineke oge gboo tupu okpukpere chi ọhụrụ abata. Aha a na-egosipụta chi nke ndị Igbo siri na-ahụ Chineke: dika mmọ́ kachasị elu (Chi), ikike ya na ịdị ukwu ya (Ukwu), ike o nwere ikee ihe (Okike), na otu o siri gosi onwe ya nye mmadụ site na divinity (Abia) na ihe ngosipụta/ọhụụ (Ama).
=== Lee nke a kwa (See also) ===
* [[Chukwu]]
* [[Chinwenu]]
* [[Odinala]]
4tkubemkwjnykermn9ao0l8oym2nuk0
Templeeti:Nnọọ
10
8403
65062
2026-07-13T16:15:44Z
Dolphyb
527
Jiri '<div style="border:1px solid #A3B1BF; background:#F8F9FA; padding:10px; border-radius:5px;"> == Nnọọ! == '''Nnọọ na Igbo Wikshọnarị''' ebe ndị mmadụ na-arụkọ ọrụ ọnụ n'ịmepụta akwụkwọ nkọwa okwu n'efu, na-agbakwunye nkọwa, mkpọpụta, na ọmụmaatụ maka okwu n'asụsụ Igbo. '''Nke a bụ ụfọdụ ihe ndi inwere ike itinye aka:''' *Ịgbakwunye okwu ọhụrụ *Ide nkọwa okwu *Ịtinye mkpọpụta *Ịkọwa ụd...' kere ihü
65062
wikitext
text/x-wiki
<div style="border:1px solid #A3B1BF; background:#F8F9FA; padding:10px; border-radius:5px;">
== Nnọọ! ==
'''Nnọọ na Igbo Wikshọnarị'''
ebe ndị mmadụ na-arụkọ ọrụ ọnụ n'ịmepụta akwụkwọ nkọwa okwu n'efu, na-agbakwunye nkọwa, mkpọpụta, na ọmụmaatụ maka okwu n'asụsụ Igbo.
'''Nke a bụ ụfọdụ ihe ndi inwere ike itinye aka:'''
*Ịgbakwunye okwu ọhụrụ
*Ide nkọwa okwu
*Ịtinye mkpọpụta
*Ịkọwa ụdị okwu
*Ịnye ihe ọmụmatụ
*Ịtinye ntụgharị asụsụ
*Ịkọwa ebe okwu si bịa
*Imezi ma melite okwu ndị dị adị
Ọ bụrụ na ịchọrọ enyemaka, ma ọ bụ Ị jụụ ajụjụ gaa [[Wiktionary:Ogbako_Otú| ebe a]] .
'''Anyị na-atụ anya ịhụ ọtụtụ ọrụ gị.'''
</div>
b6u8liee2cvrzyqwzebt57kj3bwkvg2
65063
65062
2026-07-13T16:21:13Z

<br/>
--{{{sign}}}
</div>
nw7kwmf5f1675s47wpfes0v28b0odc9
65065
65063
2026-07-13T16:43:34Z

<noinclude>
{{Documentation}}
</noinclude>
6qmmjpnfdn1b1gfkidr4gl9njcjwc5a
Templeeti:Nnọọ/doc
10
8404
65064
2026-07-13T16:41:04Z
Dolphyb
527
Jiri '==Nkọwa== A na-eji ndebiri a anabata ndị ọhụrụ na wikshọnarị igbo. ==Ọmụmatụ== <pre> {{Nnọọ | sign = sign here (tilde) }} </pre> ==Paramita== {| class="wikitable" ! Paramita !! Nkọwa !! achọrọ ya |- | sign || Aha bot ma ọ bụ aha njirimara nke na-eziga ozi ahụ || ee |}' kere ihü
65064
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
A na-eji ndebiri a anabata ndị ọhụrụ na wikshọnarị igbo.
==Ọmụmatụ==
<pre>
{{Nnọọ
| sign = sign here (tilde)
}}
</pre>
==Paramita==
{| class="wikitable"
! Paramita !! Nkọwa !! achọrọ ya
|-
| sign || Aha bot ma ọ bụ aha njirimara nke na-eziga ozi ahụ || ee
|}
11lwk3687vj620y8sxai9ee7mw8rppi
Nduoma
0
8405
65067
2026-07-13T17:47:05Z
Flawdelianne
2079
Jiri '==Nkọwa== Nduoma bụ aha Igbo na omenala Igbo nke pụtara ndu ziri ezi ma boy ezi ndu ===Nkejasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha nnam bu Nduoma ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578_(ibo)-Flawdelianne-Nduoma.wav ===Olumba=== Asusu Igbo ==Ntugharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Good life [[category:wt/ig/aha]] [[category:wt/ig]]' kere ihü
65067
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nduoma bụ aha Igbo na omenala Igbo nke pụtara ndu ziri ezi ma boy ezi ndu
===Nkejasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nnam bu Nduoma
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578_(ibo)-Flawdelianne-Nduoma.wav
===Olumba===
Asusu Igbo
==Ntugharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Good life
[[category:wt/ig/aha]]
[[category:wt/ig]]
dwnwnicocu7lk7xzcykzruvbf4z88bw
65068
65067
2026-07-13T17:47:52Z
Flawdelianne
2079
65068
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nduoma bụ aha Igbo na omenala Igbo nke pụtara ndu ziri ezi ma boy ezi ndu
===Nkejasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nnam bu Nduoma
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578_(ibo)-Flawdelianne-Nduoma.wav]]
===Olumba===
Asusu Igbo
==Ntugharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Good life
[[category:wt/ig/aha]]
[[category:wt/ig]]
gunl60oztnr3wl247wlykn77thsknca
Obiora
0
8406
65114
2026-07-13T23:58:15Z
Geraldine Kene
966
Geraldine Kene moved page [[Obiora]] to [[Obiọra]]
65114
wikitext
text/x-wiki
#KÚFÙ [[Obiọra]]
8js9wer191zt1s8pcxsuw4ok0fh1xh5
Obioma
0
8407
65119
2026-07-14T00:02:50Z
Geraldine Kene
966
Geraldine Kene moved page [[Obioma]] to [[Obiọma]]
65119
wikitext
text/x-wiki
#KÚFÙ [[Obiọma]]
78qc0epyos80h0xcr3d3nrtdigpwnfr
Okazi
0
8408
65123
2026-07-14T00:08:16Z
Geraldine Kene
966
Geraldine Kene moved page [[Okazi]] to [[Ọkazị]]
65123
wikitext
text/x-wiki
#KÚFÙ [[Ọkazị]]
c312mm1q38hm5agrgbid01azp1575xu
Ogbunku
0
8409
65130
2026-07-14T00:18:15Z
Geraldine Kene
966
Geraldine Kene moved page [[Ogbunku]] to [[Ogbunkụ]]
65130
wikitext
text/x-wiki
#KÚFÙ [[Ogbunkụ]]
t8axhyit37xyt3lxc08m8cnns34keit
Odeabu
0
8410
65134
2026-07-14T00:24:19Z
Geraldine Kene
966
Geraldine Kene moved page [[Odeabu]] to [[Odee abụ]]
65134
wikitext
text/x-wiki
#KÚFÙ [[Odee abụ]]
gffi2mstz0jsuios92vyszfgnqiw8bz