Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.12 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Mmiri 0 967 65222 18534 2026-07-23T08:17:56Z Celetex 55 /* Olumba */ 65222 wikitext text/x-wiki '''Mmiri''' [[Usòrò:Reflection in water, glare on water. img 036.jpg|thumb|right|Mmiri]] [[Usòrò:Humanitarian aid OCPA-2005-10-28-090517a.jpg|thumb|right|Mmiri]] =Nkọwa= '''Mmiri''' bụ aha ihe ọbụla na-anaghị esi isi, achagharị achaghari maọbụ tọọ ụtọ pụrụ iche. Ọ naghị esi ike, mgbe ụfọdụ ọ na-ezo ezo,eru eru maọbụ adọ adọ. A na-aṅụ ya aṅụ, eji ya asa ahụ, asụ akwa nakwa ihe ndị ọzọ dị iche iche. ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== #'''Mmiri''' na-ezo # Gbanye '''Mmiri''' n'iko # Ọ di na '''Mmiri''' # '''Mmiri''' ọkụ . # Ofe a dị '''mmiri mmiri''' # Ọ nọ na '''mmiri''' # Aṅụrụm '''mmiri''' ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Mmiri.ogg|100px|frameless|left]] ===Olumba=== * mmiri:'''Anambra (Nnewi, Awka, Onitsha)''' * mmili:'''Imo (Owerri)''' * munyi:'''Enugu (Nsukka)''' * mmini:'''Abia (Abrịba)''' * mini: '''Ebonyi (Afikpo)''' =Ntụgharị n' asụsụ ọzọ= ===English=== [https://en.wiktionary.org/wiki/Water Water] === German === [https://de.wiktionary.org/wiki/Wasser Wasser] === French === [https://web.archive.org/web/20171101192114/https://fr.wiktionary.org/wiki/EAU Eau] [[Òtù:aha]] === Shayiwa language === [[:shy:aman|aman]] skcuezi8r23ifq0lg95c5rwlr9qxvaj 65223 65222 2026-07-23T08:35:51Z Celetex 55 65223 wikitext text/x-wiki '''Mmiri''' [[Usòrò:Reflection in water, glare on water. img 036.jpg|thumb|right|Mmiri]] [[Usòrò:Humanitarian aid OCPA-2005-10-28-090517a.jpg|thumb|right|Mmiri]] =Nkọwa= '''Mmiri''' bụ aha ihe ọbụla na-anaghị esi isi, achagharị achaghari maọbụ tọọ ụtọ pụrụ iche. Ọ naghị esi ike, mgbe ụfọdụ ọ na-ezo ezo,eru eru maọbụ adọ adọ. A na-aṅụ ya aṅụ, eji ya asa ahụ, asụ akwa nakwa ihe ndị ọzọ dị iche iche. ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== # Bịa were mmiri saa aka gị. (Nnewi, Awka) # Mmili na-ezo nke ukwuu taa. (Owerri) # gbanye m munyi Ka m ṅụọ. (Nsukka) # Anyị chọrọ mmini ọkụ ka anyị saa ahụ. (Abrịba) # Ofe a dị mini mini. (Afikpo) ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Mmiri.ogg|100px|frameless|left]] ===Olumba=== * mmiri:'''Anambra (Nnewi, Awka, Onitsha)''' * mmili:'''Imo (Owerri)''' * munyi:'''Enugu (Nsukka)''' * mmini:'''Abia (Abrịba)''' * mini: '''Ebonyi (Afikpo)''' =Ntụgharị n' asụsụ ọzọ= ===English=== [https://en.wiktionary.org/wiki/Water Water] === German === [https://de.wiktionary.org/wiki/Wasser Wasser] === French === [https://web.archive.org/web/20171101192114/https://fr.wiktionary.org/wiki/EAU Eau] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Olumba Igbo project]] === Shayiwa language === [[:shy:aman|aman]] jy7c2tlylti5n8k9dmyvcpcohxftesf 65225 65223 2026-07-23T09:03:17Z Celetex 55 /* Ọmụmaatụ */ 65225 wikitext text/x-wiki '''Mmiri''' [[Usòrò:Reflection in water, glare on water. img 036.jpg|thumb|right|Mmiri]] [[Usòrò:Humanitarian aid OCPA-2005-10-28-090517a.jpg|thumb|right|Mmiri]] =Nkọwa= '''Mmiri''' bụ aha ihe ọbụla na-anaghị esi isi, achagharị achaghari maọbụ tọọ ụtọ pụrụ iche. Ọ naghị esi ike, mgbe ụfọdụ ọ na-ezo ezo,eru eru maọbụ adọ adọ. A na-aṅụ ya aṅụ, eji ya asa ahụ, asụ akwa nakwa ihe ndị ọzọ dị iche iche. ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== # Bịa were mmiri saa aka gị. (Nnewi, Awka) # Mmili na-ezo nke ukwuu taa. (Owerri) # gbanye m munyi Ka m ṅụọ. (Nsukka) # Anyị chọrọ mmini ọkụ ka anyị saa ahụ.(Abrịba) # Ofe a dị mini mini. (Afikpo) ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Mmiri.ogg|100px|frameless|left]] ===Olumba=== * mmiri:'''Anambra (Nnewi, Awka, Onitsha)''' * mmili:'''Imo (Owerri)''' * munyi:'''Enugu (Nsukka)''' * mmini:'''Abia (Abrịba)''' * mini: '''Ebonyi (Afikpo)''' =Ntụgharị n' asụsụ ọzọ= ===English=== [https://en.wiktionary.org/wiki/Water Water] === German === [https://de.wiktionary.org/wiki/Wasser Wasser] === French === [https://web.archive.org/web/20171101192114/https://fr.wiktionary.org/wiki/EAU Eau] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Olumba Igbo project]] === Shayiwa language === [[:shy:aman|aman]] sywclp3hzh6zynolf4na1k9sy5x5kh8 65226 65225 2026-07-23T09:12:47Z Celetex 55 /* Ọmụmaatụ */ 65226 wikitext text/x-wiki '''Mmiri''' [[Usòrò:Reflection in water, glare on water. img 036.jpg|thumb|right|Mmiri]] [[Usòrò:Humanitarian aid OCPA-2005-10-28-090517a.jpg|thumb|right|Mmiri]] =Nkọwa= '''Mmiri''' bụ aha ihe ọbụla na-anaghị esi isi, achagharị achaghari maọbụ tọọ ụtọ pụrụ iche. Ọ naghị esi ike, mgbe ụfọdụ ọ na-ezo ezo,eru eru maọbụ adọ adọ. A na-aṅụ ya aṅụ, eji ya asa ahụ, asụ akwa nakwa ihe ndị ọzọ dị iche iche. ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== # Bịa were '''mmiri''' saa aka gị. (Nnewi, Awka) # '''Mmili''' na-ezo nke ukwuu taa. (Owerri) # gbanye m '''munyi''' Ka m ṅụọ. (Nsukka) # Anyị chọrọ '''mmini''' ọkụ ka anyị saa ahụ.(Abrịba) # Ofe a dị '''mini mini''' . (Afikpo) ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Mmiri.ogg|100px|frameless|left]] ===Olumba=== * mmiri:'''Anambra (Nnewi, Awka, Onitsha)''' * mmili:'''Imo (Owerri)''' * munyi:'''Enugu (Nsukka)''' * mmini:'''Abia (Abrịba)''' * mini: '''Ebonyi (Afikpo)''' =Ntụgharị n' asụsụ ọzọ= ===English=== [https://en.wiktionary.org/wiki/Water Water] === German === [https://de.wiktionary.org/wiki/Wasser Wasser] === French === [https://web.archive.org/web/20171101192114/https://fr.wiktionary.org/wiki/EAU Eau] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Olumba Igbo project]] === Shayiwa language === [[:shy:aman|aman]] bubsdxyf4ewj487vqlbo8rgmz037du9 65227 65226 2026-07-23T09:17:39Z Celetex 55 /* Ọmụmaatụ */ 65227 wikitext text/x-wiki '''Mmiri''' [[Usòrò:Reflection in water, glare on water. img 036.jpg|thumb|right|Mmiri]] [[Usòrò:Humanitarian aid OCPA-2005-10-28-090517a.jpg|thumb|right|Mmiri]] =Nkọwa= '''Mmiri''' bụ aha ihe ọbụla na-anaghị esi isi, achagharị achaghari maọbụ tọọ ụtọ pụrụ iche. Ọ naghị esi ike, mgbe ụfọdụ ọ na-ezo ezo,eru eru maọbụ adọ adọ. A na-aṅụ ya aṅụ, eji ya asa ahụ, asụ akwa nakwa ihe ndị ọzọ dị iche iche. ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== # Bịa were '''mmiri''' saa aka gị. (Nnewi, Awka) # '''Mmili''' na-ezo nke ukwuu taa. (Owerri) # gbanye m '''munyi''' Ka m ṅụọ. (Nsukka) # Anyị chọrọ '''mmini''' ọkụ ka anyị saa ahụ.(Abrịba) # Tinye '''mini''' n'ofe ahụ. (Afikpo) ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Mmiri.ogg|100px|frameless|left]] ===Olumba=== * mmiri:'''Anambra (Nnewi, Awka, Onitsha)''' * mmili:'''Imo (Owerri)''' * munyi:'''Enugu (Nsukka)''' * mmini:'''Abia (Abrịba)''' * mini: '''Ebonyi (Afikpo)''' =Ntụgharị n' asụsụ ọzọ= ===English=== [https://en.wiktionary.org/wiki/Water Water] === German === [https://de.wiktionary.org/wiki/Wasser Wasser] === French === [https://web.archive.org/web/20171101192114/https://fr.wiktionary.org/wiki/EAU Eau] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Olumba Igbo project]] === Shayiwa language === [[:shy:aman|aman]] it6u7d3tz9pqjyu0i1n4a471sxovauk 65228 65227 2026-07-23T09:28:22Z Celetex 55 /* Olumba */ 65228 wikitext text/x-wiki '''Mmiri''' [[Usòrò:Reflection in water, glare on water. img 036.jpg|thumb|right|Mmiri]] [[Usòrò:Humanitarian aid OCPA-2005-10-28-090517a.jpg|thumb|right|Mmiri]] =Nkọwa= '''Mmiri''' bụ aha ihe ọbụla na-anaghị esi isi, achagharị achaghari maọbụ tọọ ụtọ pụrụ iche. Ọ naghị esi ike, mgbe ụfọdụ ọ na-ezo ezo,eru eru maọbụ adọ adọ. A na-aṅụ ya aṅụ, eji ya asa ahụ, asụ akwa nakwa ihe ndị ọzọ dị iche iche. ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== # Bịa were '''mmiri''' saa aka gị. (Nnewi, Awka) # '''Mmili''' na-ezo nke ukwuu taa. (Owerri) # gbanye m '''munyi''' Ka m ṅụọ. (Nsukka) # Anyị chọrọ '''mmini''' ọkụ ka anyị saa ahụ.(Abrịba) # Tinye '''mini''' n'ofe ahụ. (Afikpo) ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Mmiri.ogg|100px|frameless|left]] ===Olumba=== * mmiri→ '''Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)''' * mmili→ '''Imo(Owerri)''' * munyi→ '''Enugu(Nsukka)''' * mmini→ '''Abia(Abrịba)''' * mini → '''Ebonyi(Afikpo)''' =Ntụgharị n' asụsụ ọzọ= ===English=== [https://en.wiktionary.org/wiki/Water Water] === German === [https://de.wiktionary.org/wiki/Wasser Wasser] === French === [https://web.archive.org/web/20171101192114/https://fr.wiktionary.org/wiki/EAU Eau] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Olumba Igbo project]] === Shayiwa language === [[:shy:aman|aman]] adqm41pf8ypfytkpnn2jhbvw7acdkoa Ohuhu 0 1319 65219 21343 2026-07-21T06:08:25Z CommonsDelinker 34 Removing [[:c:File:First-vision-joseph-smith-mormon.jpg|First-vision-joseph-smith-mormon.jpg]], it has been deleted from Commons by [[:c:User:IronGargoyle|IronGargoyle]] because: per [[:c:Commons:Deletion requests/File:First-vision-joseph-smith-mormon.jpg 65219 wikitext text/x-wiki '''Ohuhu''' ==Nkọwa== Nke a bụ ọnọdụ ihe n'ehuehu dika mmiri ===Nkejịasụsuụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== Mmiri ohuhu a n'achi ọkụ ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[Òtù:ngwaa]] https://en.wiktionary.org/wiki/roasting [[category:ngwaa]] j9nj6wstkmkz9lnd21tcyxwpdgd6ia5 Uzodimma 0 3756 65210 42104 2026-07-20T15:48:09Z NsirimS 2082 Added Audio 65210 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a putara aha mmadu na ala Igbo. Na uzo adirigo mma. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Aha m bụ Uzodimma. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ụzọdịnma.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== The Road is Good <nowiki>[[Category: wt/ig/wiki loves names]]</nowiki> <nowiki>[[Category: wt/ig]]</nowiki> c6axtoax95bq986zz9tqe9gblgwd5p1 Ọtammiri 0 5450 65206 25663 2026-07-20T15:25:00Z NsirimS 2082 Added Audio 65206 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nkea putara aha a na kpọọ oshimiri ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ndị Imo steeti nwere Ọtammiri há ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ọtammiri.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== River ckf9us53owg5qaymuo8njjwrzta4imt Ọnwụkamike 0 5471 65207 28034 2026-07-20T15:43:29Z NsirimS 2082 Added Audio 65207 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara na ọnwụ bụ ihe nwere ike ịmeri mmadụ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ọnwụkamike bụ onye obodo anyị ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ọnwụkamike.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ === ===Bekee=== Death is the only defeat d6kp5erzwvoy1r6sxfhq9ry8hhn4uo8 Ndụkakụ 0 5474 65215 42090 2026-07-20T15:54:15Z NsirimS 2082 Added Audio 65215 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Aha nke a pụtara na ndụ mmadụ karịrị akụnụba ===Nkejiasụsụ === Aha ===Ọmụmaatụ=== Ndụkakụ bụ ezigbo enyi m ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ndụkakụ.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Health is more important than Wealth. 8q0pndzw3pn2e4vtd83cxa3wrvsroyi Ọchịcha 0 5484 65202 27504 2026-07-20T15:10:26Z NsirimS 2082 Added Audio 65202 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ọchịcha bụ otu n'ime ụmụ ahụhụ na arịrị a na-ahụ n'ụlọ ọkachasị n'usekwu. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== A hụrụ m ọtụtụ Ọchịcha na be nne m ochie ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ọchịcha.wav]] ===Olumba=== Uchicha ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Cockroach kp8n4tgt2rwmacyvg8jfgyjntrbxt6u Ọgọdọ 0 5485 65205 27471 2026-07-20T15:21:21Z NsirimS 2082 Added Audio 65205 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ ihe a na-eyinye n'elu ahụ iji chọọ onwe anyị mma nakwa iji kpuchite ọtọ anyị. Aha ọzọ e ji mara ya bụ 'efe' maọbụ 'uwe' ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nwanne m nwaanyị zụtara ọgọdọ ọhụrụ ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ọgọdọ.wav]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Cloth rxxy69v6m2nvll986o70k7crqkg5wv3 Ọfọnedu 0 5492 65212 42094 2026-07-20T15:50:33Z NsirimS 2082 Added Audio 65212 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Aha nke a pụtara na ọ bụ Ọfọ na-edu. Onye ọfọ na-edu bụ onye aka ya dị ọcha, n'ihi nkea, onye ahụ agaghị efunata ụzọ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nna m na-akpọ nwanne m nwoke Ọfọnedu. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ọfọnedu.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== My good deeds keeps me going sx5pohzch3stx94lif7cp0ta5zoo5j1 Ọsọndụ 0 5493 65211 42095 2026-07-20T15:49:22Z NsirimS 2082 Added Audio 65211 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Aha nke a pụtara ọsọ a na-agba maka ndụ. Ọsọ a ana-ekwu okwu ya nwere ike ịbụ ihe mmadụ na-eme na ndụ a maọbụkwanụ ọsọ mmadụ na-agba n'ezie. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nwoke ahụ aha ya bụ Ọsọndụ ji nnukwu ego ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ọsọndụ.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== The race of life np0htobyvsovk95hwrx4bqtit79py93 Ọnwụama 0 5494 65209 42096 2026-07-20T15:46:47Z NsirimS 2082 Added Audio 65209 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ aha nke pụtara na ọnwụ amaghị ihe maọbụ mmadụ ọbụla. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha di nwaanyị ahụ bụ Ọnwụama ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ọnwụama.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Death does not know d5id1h5ejmxll077eva59h39ycn0r4r Ọnwụamenyi 0 5495 65208 42098 2026-07-20T15:45:08Z NsirimS 2082 Added Audio 65208 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ aha nke pụtara na ọnwụ amaghị ndị bụ enyi. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha mmadụ niile ji mara nna Emeka bụ Ọnwụamenyi ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ọnwụamenyi.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Death does not know friends. pebdqn1s4zylcr1udabkaavwg9ysc7v Ibezimakọ 0 5518 65203 27548 2026-07-20T15:13:36Z NsirimS 2082 Added Audio 65203 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa == Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara mmadụ ịmụta ihe site etu ndị mmadụ si akpaso ya agwa. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ibezimakọ bụ nwoke n'agba mbọ. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ibezimakọ.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Mate teach me wisdom 8fg89aisc8qpmj0o47qqwtizxfk5kho Ụkazụegbulam 0 5533 65217 42755 2026-07-20T15:56:55Z NsirimS 2082 Added Audio 65217 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ aha mmadụ nke pụtara na okwu azụ agaghị egbu m. ===Ọmụmaatụ=== Ụkazụegbulam bụ nwanne nna m. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ukazuegbulam.wav]] ===Olumba === ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Back talk will not kill me. s48k10rw9j3hgvyhwwlfmcg8qgistqo Mmaezuahu 0 5536 65216 42088 2026-07-20T15:55:28Z NsirimS 2082 Added Audio 65216 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a putara mma Ezughị oke ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Mmaezuahu bịara ụlọuka ụbọchị ahụ ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Mmaezuahu.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Beauty is not enough tujltgd1v2fvrhuufwlf863jzpqekng Nwáanyị 0 5606 65221 28851 2026-07-22T13:13:58Z Ziv 1219 Copyvio replacement 65221 wikitext text/x-wiki '''Nwáanyị''' [[File:An igbo woman in Ichafu headdress.jpg|thumb|Nwanyị Igbo yi uwe isi Ichafu]] ==Nkọwa== Nwáanyị bụ nwanyị toro eto, nwere agwa na ọrụ dị iche iche n’obodo, dịka nne, nwaanyị di, ma ọ bụ onye ọrụ. Ọ bụ onye dị iche n’ihe gbasara okike na agwa site n’aka nwoke. ==Nkejiasụsu== Aha ==Ọmụmaatụ== # '''''Nwáanyị a bụ nne m.''''' # '''''Ada bụ nwáanyị nwere ọgụgụ isi.''''' ==Mkpọpụta== [[File:Nwáanyị.wav|thumb|Woman]] ==Olu mba== # '''''Ụmụnwáanyị''''' ==Ntughari n'asusu ozo== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/woman Woman] [[Category:Aha]] b312ivm9mfzhzg56pe6jfxhajjwvp70 Eringaonyeuba 0 6007 65218 28035 2026-07-20T16:04:43Z Sylvaline39 429 Added Audio 65218 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa == Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara na ọ bụ na ezinụlọ onye nwere ego ka a na eri oriri. ===Nkejiasụsụ === Aha ===Ọmụmaatụ === Eringaonyeuba bụ nwa agbọghọ mara ihe. ===Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Eringaonyeuba.wav]] ===Olumba === ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ === ===Bekee === To dine with a rich man. 14svlz3evarhjme8rjvfk9hsdkq6b9b Obiogwu 0 6010 65204 28040 2026-07-20T15:15:02Z NsirimS 2082 Added Audio 65204 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa == Obiogwu bụ aha anụ bi na ọhịa nke jiri ogwu were mechie anụ ahụ ya, ọ na eji ogwu ahụ jupụtara ya na ahụ aluso onye ọbụla bịara ijide ya ọgụ. ===Nkejiasụsụ === Aha ===Ọmụmaatụ === Obiogwu bụ anụ nwere ọtụtụ uru na ahụ ya. ===Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Obiogwụ.wav]] ===Olumba === ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ === ===Bekee === Porcupine swh8xa1c29591alvv597hfgn7pycnz8 Obere ehi mụọ abụọ, a sị na o mee arụ,o ruo ka nke nnukwu mụrụ abụọ, ọ bụrụ ihe ngori 0 6346 65229 65002 2026-07-23T10:17:16Z Dagentle 369 /* Bekee */ 65229 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ilu Igbo a pụtara na ọgaranya tụọ aro anabata ya ma ogbenye kwuo okwu elelie ya anya. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Obere ehi mụọ abụọ, a sị na o mee arụ,o ruo ka nke nnukwu mụrụ abụọ, ọ bụrụ ihe ngori.ogg]] ===Myiri N'asụsụ Ọzọ=== ====Bekee==== If a big man advice someone he will listen but when a poor man gives advice, people neglect it, It means You should not underrate anyone no matter how little. [[Category:Ilu]] 0qwazsqshqx434wmntih8wn2eb4b4o5 Ezemonye 0 8183 65214 42093 2026-07-20T15:53:03Z NsirimS 2082 Added Audio 65214 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa == Nke a bụ aha mmadụ nke pụtara na onweghị onye ma onye ọ ga eze maọbụ onye ọ ga atụ egwu. ===Nkejiasụsụ === Aha ===Ọmụmaatụ === Amaghị m onye nga eze, amaghị onye nga atụ egwu. ===Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ezemonye.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ === ===Bekee === I do not know who to avoid or fear k6dgvp5cyclsnzhoc51ckovkghb8mi5 Obiwuru 0 8184 65213 42092 2026-07-20T15:51:47Z NsirimS 2082 Added Audio 65213 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa == Nke a bụ aha mmadụ nke pụtara, ọbụrụ na obi bụ otu. ===Nkejiasụsụ === Aha ===Ọmụmaatụ === Ọbụrụ na obi bụ otu, iro agaghị adị. ===Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Obiwuru.wav]] ===Olumba === ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ === ===Bekee === If heart is the same t1yjn7qnkbpy0flp1uzya2pqzq01mvg Aku ji afa ekobe aka 0 8422 65220 2026-07-22T12:13:12Z Chizoba Amanambu 1232 Jiri '==Nkọwa== Ebe akụ si abịa dị mkpa karịa akụ ahụ n'onwe ya ==Mkpọpųta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Akụ ji afa ekobe aka.wav]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ====Bekee==== The source of wealth matters more than the wealth itself. [[Category:Ilu]]' kere ihü 65220 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ebe akụ si abịa dị mkpa karịa akụ ahụ n'onwe ya ==Mkpọpųta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Akụ ji afa ekobe aka.wav]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ====Bekee==== The source of wealth matters more than the wealth itself. [[Category:Ilu]] 7bhvvaxohmcsmfeq1lkcerfk6pyxr8v Otú:Olumba Igbo project 14 8423 65224 2026-07-23T08:41:13Z Celetex 55 Jiri 'Nke a bu nchịkọta ọrụ ndị a rụrụ n' oge ọrụ Olumba n'igbo(Igbo Dialectal Variations)' kere ihü 65224 wikitext text/x-wiki Nke a bu nchịkọta ọrụ ndị a rụrụ n' oge ọrụ Olumba n'igbo(Igbo Dialectal Variations) dua25wpfz1gzf7o307ede258a60efko