Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.24
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
ubene
0
8694
66496
2026-10-24T14:35:42Z
Shervin Kingsley
1106
Jiri '==Nkọwa== nka bu mkpuruosisi a na hu n'ohia ===Nkejịasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== ubene n'atu uto ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== plum' kere ihü
66496
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa== nka bu mkpuruosisi a na hu n'ohia
===Nkejịasụsụ=== aha
===Ọmụmaatụ=== ubene n'atu uto
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee=== plum
qjz0vuipvfxa79ogbju921os970ylsk
Okwuma
0
8695
66497
2026-10-24T14:36:23Z
ChinecheremN
2151
Jiri '==Nkọwa== nka bu ude a n'ete na ru ===Nkejịasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== Okwuma na ru oru na aru ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ori ===Bekee=== Shea butter' kere ihü
66497
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa== nka bu ude a n'ete na ru
===Nkejịasụsụ=== aha
===Ọmụmaatụ=== Okwuma na ru oru na aru
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ori
===Bekee=== Shea butter
hpvue3slnuf8g6m8cisppx09u4850g5
Aṅyummiri
0
8696
66498
2026-10-24T14:42:32Z
Munasmylz
2152
Created a new word
66498
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bu otu n'ime mkpuru osisi
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Anyummiri na ato uto
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Watermelon
s31k8azg459423yq2916ht4xax9c0cf
Ọmụmaatụ
0
8697
66499
2026-10-24T14:44:43Z
Mummy G
2150
Jiri ' == Nkọwa == Ọmụmaatụ bu ihe eji ama atu maobu ihe nlere Anya. === Nkejịasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ == Dee Ọmụmaatụ ihe eji aku ugbo === Mkpọpụta === === Olumba === == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === Example' kere ihü
66499
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
Ọmụmaatụ bu ihe eji ama atu maobu ihe nlere Anya.
=== Nkejịasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ==
Dee Ọmụmaatụ ihe eji aku ugbo
=== Mkpọpụta ===
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
Example
32c7hx0vus564xiiruz5tdul7nwwgs4
66500
66499
2026-10-24T14:45:25Z
Mummy G
2150
/* = Ọmụmaatụ */
66500
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
Ọmụmaatụ bu ihe eji ama atu maobu ihe nlere Anya.
=== Nkejịasụsụ ===
Aha
== Ọmụmaatụ ==
Dee Ọmụmaatụ ihe eji aku ugbo
=== Mkpọpụta ===
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
Example
7uqmxy81fbi40z3ixy235l8fj4bqjte
Nkọcha
0
8698
66501
2026-10-24T14:47:49Z
Shervin Kingsley
1106
Jiri '==Nkọwa== Nke a bụ ịgwa gbasara ndụ nkeonwe nke ndị ọzọ mgbe ha adịghị ebe ahụ ===Nkejịasụsụ=== Ọgụgụ omume ===Ọmụmaatụ=== Oke nkocha adighi mma ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== asiri ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ashiri ===Bekee=== to gossip' kere ihü
66501
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa== Nke a bụ ịgwa gbasara ndụ nkeonwe nke ndị ọzọ mgbe ha adịghị ebe ahụ
===Nkejịasụsụ=== Ọgụgụ omume
===Ọmụmaatụ=== Oke nkocha adighi mma
===Mkpọpụta===
===Olumba=== asiri
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ashiri
===Bekee=== to gossip
bn20bijn4a4o3orox2g8scfa4ga1ma0
ubibi
0
8699
66502
2026-10-24T14:53:43Z
Shervin Kingsley
1106
Jiri '==Nkọwa==Ngwaọrụ nke nwere usoro ígwè ma ọ bụ nzọụkwụ dị n'etiti osisi abụọ kwụ ọtọ, ígwè, ma ọ bụ eriri, eji maka ịrị elu ma ọ bụ ịda ala. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Buterem ubibi kam ri go elu ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== lada ===Bekee=== ladder' kere ihü
66502
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==Ngwaọrụ nke nwere usoro ígwè ma ọ bụ nzọụkwụ dị n'etiti osisi abụọ kwụ ọtọ, ígwè, ma ọ bụ eriri, eji maka ịrị elu ma ọ bụ ịda ala.
===Nkejịasụsụ=== Aha
===Ọmụmaatụ=== Buterem ubibi kam ri go elu
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== lada
===Bekee=== ladder
qobv5tjl9465lnaf4tm7ymrp4sa2kvk
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
0
8700
66503
2026-10-24T14:55:43Z
DonyeP
2153
Jiri '==Nkọwa== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Atugharirim aham n'asusu ozo ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Translation' kere ihü
66503
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Atugharirim aham n'asusu ozo
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Translation
14fh45sy45xx9xkzn4vo2mcyebgx0ly
Onyenachi
0
8701
66504
2026-10-24T14:56:50Z
Mummy Charles
2096
Jiri '==Nkọwa== Onyenachi bu aha mmadu dika ajuju nke na aju maka onye na achi MBA ma obu obodo ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha nwa mbu m bu Onyenachi ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Who is the leader?' kere ihü
66504
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Onyenachi bu aha mmadu dika ajuju nke na aju maka onye na achi MBA ma obu obodo
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nwa mbu m bu Onyenachi
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Who is the leader?
r3x7lx5vsl878zvnk3rm3ysier9l8u7
Ndịozi
0
8702
66505
2026-10-24T14:57:57Z
Shervin Kingsley
1106
Jiri '==Nkọwa==Onye nkuzi Kraịst nke a họpụtara ka ọ bido ụka ===Nkejịasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== Ndịozi n'abia ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ndi ozioma ===Bekee=== apostle' kere ihü
66505
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==Onye nkuzi Kraịst nke a họpụtara ka ọ bido ụka
===Nkejịasụsụ=== aha
===Ọmụmaatụ=== Ndịozi n'abia
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ndi ozioma
===Bekee=== apostle
dcjuylh4185gdqqi80kgh95iqjigfg6
ozichi
0
8703
66506
2026-10-24T15:02:20Z
Shervin Kingsley
1106
Jiri '==Nkọwa== nka bu “Okwu Chineke” na-ezo aka n'ime onwe Chineke nke a na-ekpughe site na Akwụkwọ Nsọ, iwu Chineke kwuru, ozi a kụrụ akụrụ, na—karia ihe niile—Jisọs Kraịst n’onwe Ya, onye a na-akpọ Okwu Ebighị Ebi (Logos) ===Nkejịasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== izichi bu ndu ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ozichukwu ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== izichi ===Bekee=== word of God' kere ihü
66506
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa== nka bu “Okwu Chineke” na-ezo aka n'ime onwe Chineke nke a na-ekpughe site na Akwụkwọ Nsọ, iwu Chineke kwuru, ozi a kụrụ akụrụ, na—karia ihe niile—Jisọs Kraịst n’onwe Ya, onye a na-akpọ Okwu Ebighị Ebi (Logos)
===Nkejịasụsụ=== aha
===Ọmụmaatụ=== izichi bu ndu
===Mkpọpụta===
===Olumba=== ozichukwu
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== izichi
===Bekee=== word of God
677s5xhl1jjf2td69l9vfu6qg91hpok
Mmanụ akị
0
8704
66507
2026-10-24T15:25:25Z
~2026-56808-81
2154
Jiri '==Nkọwa== Mmanụ akị bu mmanu ana enweputa na aki. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Anam ama Mmanụ akị mgbe niile ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Elu aki ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Palm kernel Oil' kere ihü
66507
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Mmanụ akị bu mmanu ana enweputa na aki.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Anam ama Mmanụ akị mgbe niile
===Mkpọpụta===
===Olumba===
Elu aki
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Palm kernel Oil
gix7kyae8re768r610jy9r4afrdw5vi
Akụnụba
0
8705
66508
2026-10-24T15:34:03Z
~2026-56808-81
2154
Jiri '==Nkọwa== Akụnụba putara inwe ego na uju. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nnam nwere Akụnụba Maka na okpatara ego. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee== Wealth' kere ihü
66508
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Akụnụba putara inwe ego na uju.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nnam nwere Akụnụba Maka na okpatara ego.
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee==
Wealth
grqayt76pqe1hqu79crz1wfjfk93fym
Ọgbatụmtụm
0
8706
66509
2026-10-24T15:37:35Z
Munasmylz
2152
Created a new word
66509
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ogbatumtum bu ugboala nwere ukwu abuo
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nnam nwere ogbatumtum abuo
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Motorcycle
6tz2jg6k6cwzo6yvss87j3v6cw4fe59
Ụkpa
0
8707
66510
2026-10-24T15:47:57Z
OfeoritseyemiB
2155
Jiri '==Nkọwa== Ụkpa bu mkpuru osisi ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ukpa na eto na osisi ukpa no na azu ulo nnam ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Walnut' kere ihü
66510
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ụkpa bu mkpuru osisi
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ukpa na eto na osisi ukpa no na azu ulo nnam
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Walnut
29y7zm0iazxcgahly1on6mh8zupxhzf
Ọlụomachi
0
8708
66511
2026-10-24T15:52:36Z
OfeoritseyemiB
2155
Jiri '==Nkọwa== Ọlụomachi bu aha mmadu nke putara oluoma chineke luru ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Mu na Ọlụomachi bu nwanne ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Good work of God' kere ihü
66511
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ọlụomachi bu aha mmadu nke putara oluoma chineke luru
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Mu na Ọlụomachi bu nwanne
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Good work of God
menjeciu4bkbm07s6hxgdfx2b596n5w
Ọchịchịrị
0
8709
66512
2026-10-24T17:11:25Z
Mummy Sonia
2131
Jiri '==Nkọwa== Nke a bụ ihe na egosi ṅchiejila ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ọchịchịrị bachirim anya ===Mkpọpụta=== ===Olumba= ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Darkness' kere ihü
66512
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ ihe na egosi ṅchiejila
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ọchịchịrị bachirim anya
===Mkpọpụta===
===Olumba=
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Darkness
q3amnsabys2pzgq8bsadlthyc7itgwn
Etịtị
0
8710
66513
2026-10-24T22:02:00Z
~2026-56902-46
2159
Jiri '==Nkọwa== Nke a bụ ikewa ihe uzo abụọ ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nyem etiti achịcha ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Middle' kere ihü
66513
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ ikewa ihe uzo abụọ
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nyem etiti achịcha
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Middle
aphuezvvns2v2zdyx196by2igwz8hdy