Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.24 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Ntụ-ntụ 0 1185 66527 24709 2026-10-26T10:11:48Z Sayvhior 168 /* Nọchi aha */ 66527 wikitext text/x-wiki <span style="font-size:xx-large;">Ntu-ntu</span> [[Usòrò:Ntụ-ntụ.jpg|thumb|right|Ntụ-ntụ]] = Igbo = # '''''Ntụ-ntụ''''' bụ ụdi [[agwa]] n'acha ka [[Ntụ|ntụ]]. === Nọchi aha === # '''''Ntụ-ntụ'''okwụ a n'eji akọwa aha ihe. # [[Ube]] n'acha '''''Ntụ-ntụ''''' # Enweghi mụ [[Uwe]] n'acha '''''Ntụ-ntụ''''' === Mkpọpụta === === Olumba === === Myịrị-okwu === =Ntụgharị okwu= === English === [https://en.wiktionary.org/wiki/Gray Gray] [[Òtù:Nkọwa aha]] s1qrwtldyiguwo7wsuwu78si75deht8 Ulo 0 1642 66516 22699 2026-10-25T17:33:25Z Akwugo 14 Redirected ulo 66516 wikitext text/x-wiki #REDIRECT[[Ụlọ]] Ụlọ ===Nkọwa=== Ụlọ pụtara ebe mmadụ bi ===NkejiAsụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Na ụlọ enwe ala ụlọ, ụzọ,ebe ana-asa ákwà, ebe ana-esi nri, ime ụlọ wéré déré ga wa ===Mkpoputa=== Ụlọ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Celetex-Ụlọ.wav|LL-Q33578 (ibo)-Celetex-Ụlọ]] ===Olumba=== Unọ ===Ntụgharị=== ===Bekee=== https://en.m.wiktionary.org/wiki/House ===Yoruba=== Ile ===hausa=== Gida ===category=== [[Òtù:wiki loves names]] 4g6rfckyls7uhv1u8hv5nrerijefdqz ọkpụkpụ azụ 0 4955 66514 23432 2026-10-25T17:15:26Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[okpukpu azu]] to [[ọkpụkpụ azụ]]: Misspelled title 23432 wikitext text/x-wiki '''ọkpụkpụ azụ''' == Nkọwa == Okpokoro siri ike nke dị n’azụ anụmanụ ma ọ bụ mmadụ nke na-akwado ahụ dum. === Nkejịasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === * Ọkpụkpụ azụ na-enyere mmadụ ịguzo nke ọma. * Ihe mberede ahụ merụrụ ya n’ọkpụkpụ azụ. === Mkpọpụta === /ɔ̀kpʊ̀kpʊ̀ àzʊ̀/ === Ọrụmba === [[Category:Aha]] == Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ == === Bekee === [[https://en.wiktionary.org/wiki/backbone backbone]] spp3tbh1y0uj723mzxloxte9v5s15kf okpukpu azu 0 8711 66515 2026-10-25T17:15:26Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[okpukpu azu]] to [[ọkpụkpụ azụ]]: Misspelled title 66515 wikitext text/x-wiki #KÚFÙ [[ọkpụkpụ azụ]] i4shklbnm24qqsfytjspbtvlmql5zcw anata 0 8712 66517 2026-10-26T04:22:23Z Chinemeremprince 528 created new entry 66517 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== anata pụtara inweta ma ọ bụ ikwere ịnabata ihe mmadụ nyere gị, zitere gị, ma ọ bụ nye gị . ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụma atụ== Ana m anata akwụkwọ ozi site n'aka enyi m. Ọ ga-anata ụgwọ ọnwa ya echi. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-anata.ogg]] ==Olumba== iweta - (Owerri] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/receive receive] [[Òtù:Ngwaa]] 976l8ue93jvvbh8xw4hh0j7ugny9y76 Eleta 0 8713 66518 2026-10-26T04:29:20Z Chinemeremprince 528 created new entry 66518 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Eleta pụtara ịga hụ mmadụ ma ọ bụ ebe ụfọdụ, na-abụkarị maka obere oge. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụma atụ== M ga-eleta nne nne m echi. Anyị ga-eleta ndị enyi anyị n'ụbọchị Sọnde. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Eleta.ogg]] ==Olumba== Eneta -[Anambra] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/visit visit] [[Òtù:Ngwaa]] sb9y7esszlccvwbz36r6bra7k743vb3 Egosi 0 8714 66519 2026-10-26T04:34:42Z Chinemeremprince 528 created new entry 66519 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Egosi pụtara ime ka mmadụ hụ ihe, ma ọ bụ igosipụta ihe. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụma atụ== A ga m egosi nne m akpụkpọ ụkwụ ọhụrụ m. Onye nkuzi ahụ ga-egosi anyị foto. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Egosi.ogg]] ==Olumba== enene - [Anambra] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/show show] [[Òtù:Ngwaa]] dnqg2hgayxji6192fhf9wkzbm5mgfw3 Égwú 0 8715 66520 2026-10-26T04:41:27Z Chinemeremprince 528 created new entry 66520 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Égwú pụtara ịmegharị ahụ gị n'usoro ụda egwu. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Ọ na-amasị m ịgba egwu oge nile. Anyị na-agba egwu n'ụda egwu na-enye obi ụtọ. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Égwú.ogg]] ==Olumba== Uri - [Abia] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/dance Dance] [[Òtù:Aha]] fcxtv07j9e9tklfphnf6k654rq4slqc Eme 0 8716 66521 2026-10-26T04:47:18Z Chinemeremprince 528 created new entry 66521 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Eme pụtara ime ihe ma ọ bụ rụọ ọrụ. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụma atụ== Ana m eme ọrụ ụlọ m kwa ụbọchị. Ana m eme ihe onyonyo ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Eme.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/Do Do] [[Òtù:Ngwaa]] 8f4883eu7qysozy3f7kxxd2rch1mgp1 enwere 0 8717 66522 2026-10-26T04:51:28Z Chinemeremprince 528 created new entry 66522 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== enwere pụtara na ihe dị ma ọ bụ nọrọ n'ebe ụfọdụ. A na-eji ya eme ihe mgbe a na-ekwu maka otu onye ma ọ bụ otu ihe. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụma atụ== E nwere akwụkwọ n'elu tebụl. E nwere onye nkuzi n'ime ụlọ klasi. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Enwere.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/there_is There is] [[Òtù:Ngwaa]] 7vqyftcbfacpt9u4xr81ckbimy4ylea ere 0 8718 66523 2026-10-26T04:55:15Z Chinemeremprince 528 created new entry 66523 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== ere pụtara inye mmadụ ihe n'ọnọdụ ego. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụma atụ== Ana m ere oroma n'ahịa. nne m na-ere uwe. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-ere.ogg]] ==Olumba== ele - [anambra] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/sell Sell] [[Òtù:Ngwaa]] csfxkrk1mg9p0hgz80jdydvfxeuf01k gasịrị 0 8719 66524 2026-10-26T05:00:19Z Chinemeremprince 528 created new entry 66524 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== gasiri pụtara mgbe ihe ma ọ bụ onye ọzọ gasịrị, ma a bịa n'ihe gbasara oge ma ọ bụ usoro. ==Nkejiasụsụ== ngwaa-nkọwa ==Ọmụma atụ== Anyị na-egwu egwu mgbe anyị gasiri ụlọ akwụkwọ. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-gasịrị.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/after after] [[Òtù:Ngwaa-nkọwa]] 8bjmou2kv6xsirzfhyg80butt7rfbvr Otú:Ngwaa-nkọwa 14 8720 66525 2026-10-26T05:00:44Z Chinemeremprince 528 created category 66525 wikitext text/x-wiki Ngwaa-nkọwa 90xwnin4aj61d52a5cxhm2ujvv9mlnp ịhụ 0 8721 66526 2026-10-26T05:05:15Z Chinemeremprince 528 created new entry 66526 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== ịhụ pụtara iji anya gị lee ma ọ bụ chọpụta mmadụ ma ọ bụ ihe. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụma atụ== Enwere m ike ịhụ nnụnụ. Bịa ka ịhụ akwụkwọ ọhụrụ m. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-ịhụ.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/see see] [[Òtù:Ngwaa]] 1j5i9ccdwy9a9nok2sqpj4b06fcel0m