Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.48.0-wmf.1
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Akunnia
0
152
66540
22535
2026-10-27T20:37:46Z
Nma jeni
626
Redirected page to [[Akụnnịa]]
66540
wikitext
text/x-wiki
#REDIRECT[[Akụnnịa]]
"""Akunnia"""
==Nkọwa==
Akunnia bụ aha enwere na ala Igbo.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha m bụ Akunnia.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578_(ibo)-Dagentle-Akunnia.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Father's wealth.
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
[[Category: Aha]]
2zj5py94c5k63v2v0jev6grut26iqdz
akwụ
0
157
66547
29783
2026-10-27T21:42:02Z
Nma jeni
626
Nma jeni moved page [[Akwu]] to [[akwụ]]: Misspelled title
29783
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Palm nut in Ghana.jpg|thumb|mkpụrụ akwụ]]
'''Akwụ'''
=Nkọwa=
[[Usòrò:Palm nut fruit at Precious Palm Royal Hotel,.jpg|thumb|isi akwụ ]]
'''Akwụ''' bụ otu n'ime ihe chineke kere maka ihe oriri mmadụ.Ọ bụ nkwụ na-amita ya. Ọ n'adi n'ogbe. a na esi na akwụ emeputa nmanu nri.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
# Nna m nwere ọba '''akwụ'''.
# E nwetere m ite mmanụ asaa n'ime ọba '''akwụ''' dim.
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:Akwu.ogg|thumb|left|Akwu meaning Palm Fruit in English]]
===Olumba===
Ekwụ n'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu Steeti
*Nkwụ
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/Palm Palm fruit]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Ihe oriri]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
a420b3dfuk404n06u6ea2f0xxxw7g5a
Akwukwo akuko
0
159
66549
29206
2026-10-27T21:47:26Z
Nma jeni
626
Redirected page to [[akwụkwọ akụkọ]]
66549
wikitext
text/x-wiki
#REDIRECT[[akwụkwọ akụkọ]]
"""Akwụkwọ Akụkọ"""
==Nkọwa==
Akwụkwọ akụkọ bụ akwụkwọ e ji amata ihe na eme na MBA niile.
===Nkejiasụsụ===
Nkowaha
===Ọmụmaatụ===
Akwụkwọ Akụkọ a bụrụ ibu.
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Newspaper
Nepapersen
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Ihe a na-ahụ anya]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
dh02a2zszr72ulzpmi8tggszcxrtwi3
66550
66549
2026-10-27T21:48:49Z
Nma jeni
626
Changed redirect target from [[akwụkwọ akụkọ]] to [[Akwụkwọ akụkọ]]
66550
wikitext
text/x-wiki
#REDIRECT[[Akwụkwọ akụkọ]]
"""Akwụkwọ Akụkọ"""
==Nkọwa==
Akwụkwọ akụkọ bụ akwụkwọ e ji amata ihe na eme na MBA niile.
===Nkejiasụsụ===
Nkowaha
===Ọmụmaatụ===
Akwụkwọ Akụkọ a bụrụ ibu.
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Newspaper
Nepapersen
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Ihe a na-ahụ anya]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
ejyz1oi5t68vutk8i3ihqzhh7xg6uuq
Akwụkwọ akụkọ
0
164
66551
17240
2026-10-27T21:51:18Z
Nma jeni
626
/* Bekee */
66551
wikitext
text/x-wiki
[[Usòrò:Indonesians with newspaper.jpg|thumb|Akwụkwọ akụkọ]]
[[Usòrò:ASC Leiden - Rietveld Collection - Nigeria 1970 - 1973 - 01 - 093 New Nigerian newspaper page 7 January 1970. End of the Nigerian civil war with Biafra.jpg|thumb|Akwụkwọ akụkọ mba Nigeria]]
== Nkọwa ==
[[Usòrò:Newspaper bag.jpg|thumb|Akwụkwọ akụkọ]]
Mpempe akwụkwọ nke ejikọtaghị ọnụ nke na- ebu akụkọ, mgbasa ozi, na akwụkwọ ozi nke ụdị dị iche-iche a na-ebipụta kwa izu ma ọ bụ kwa ụbọchị ọ bụla.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Ahụrụ m okwu Onye isi ala n’ihe gbasara ọnọdụ iwe na ọrụ n’akwụkwọ akụkọ nke taa.
* Ana’m achọ akwụkwọ akụkọ nke ụbọchị taa.
=== Mkpọpụta ===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Akwụkwọ Akụkọ.wav|áká_èkpè|thumb|Akwụkwọ Akụkọ ]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/newspaper Newspaper]
=== French ===
[https://fr.wiktionary.org/wiki/journal Journal]
=== German ===
[https://de.wiktionary.org/wiki/Zeitung Zeitung]
=== Spanish ===
[https://es.wiktionary.org/wiki/peri%C3%B3dico Periódico]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:wt/ig]
9pulxegm7midowve86sqnpq0lxjkuhl
Akwam ozu
0
4319
66543
20003
2026-10-27T21:27:22Z
Nma jeni
626
Redirected page to [[akwamozu]]
66543
wikitext
text/x-wiki
#REDIRECT[[akwamozu]]
==Nkọwa==
Akwam ozu bu mmemme ili ozu mmadụ ma ọbu anumanu nwụrụ anwụ
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Obodo anaghị eme akwam ozu n'ubochi ụka
===Mkpọpụta===
Akwam-ozu
===Olumba===
Eli ozu {Asụsụ ndị obodo Izzi na steti Ebonyi}
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Funeral
gty7z4xn2h9bwg2szvaa9zh0g66fw8y
66544
66543
2026-10-27T21:30:09Z
Nma jeni
626
/* Bekee */
66544
wikitext
text/x-wiki
#REDIRECT[[akwamozu]]
==Nkọwa==
Akwam ozu bu mmemme ili ozu mmadụ ma ọbu anumanu nwụrụ anwụ
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Obodo anaghị eme akwam ozu n'ubochi ụka
===Mkpọpụta===
Akwam-ozu
===Olumba===
Eli ozu {Asụsụ ndị obodo Izzi na steti Ebonyi}
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/funeral Funeral]
2e2mr86t4848q62e8aroqn26jfzu0w1
66545
66544
2026-10-27T21:34:35Z
Nma jeni
626
/* Ọmụmaatụ */
66545
wikitext
text/x-wiki
#REDIRECT[[akwamozu]]
==Nkọwa==
Akwam ozu bu mmemme ili ozu mmadụ ma ọbu anumanu nwụrụ anwụ
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
*Obodo anaghị eme akwamozu n'ubochi ụka
*akwamozu agadi nwanyị ahụ bụ echi.
===Mkpọpụta===
Akwam-ozu
===Olumba===
Eli ozu {Asụsụ ndị obodo Izzi na steti Ebonyi}
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/funeral Funeral]
mqatkrzo56znkp0jg075tjgh4t7k9x4
66546
66545
2026-10-27T21:37:14Z
Nma jeni
626
/* Olumba */
66546
wikitext
text/x-wiki
#REDIRECT[[akwamozu]]
==Nkọwa==
Akwam ozu bu mmemme ili ozu mmadụ ma ọbu anumanu nwụrụ anwụ
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
*Obodo anaghị eme akwamozu n'ubochi ụka
*akwamozu agadi nwanyị ahụ bụ echi.
===Mkpọpụta===
Akwam-ozu
===Olumba===
*Eli ozu {Asụsụ ndị obodo Izzi na steti Ebony}
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/funeral Funeral]
ix6kovnp63d6twq9cd5nsbkg20plafv
Akụnnịa
0
8171
66541
42018
2026-10-27T20:54:35Z
Nma jeni
626
/* Nkọwa */
66541
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ aha pụtara akụ si na nna.
ma ọ bụ akụ̀ nke nna anyị chịkọbara
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
*Nna anyị nwetara akụ na ụba dị ukwuu mgbe ọ bi na Onitsha.
*Aha nwanne ya nwoke bụ Akụnnịa.
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
==Bekee==
Her father's wealth
[[category:Aha]]
((Category: mmadụ))
9dah12qrw9qn9bu21yo2ufd5tg7qxql
66542
66541
2026-10-27T20:56:42Z
Nma jeni
626
/* Ọmụmatụ */
66542
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ aha pụtara akụ si na nna.
ma ọ bụ akụ̀ nke nna anyị chịkọbara
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
*Nna anyị nwetara akụ na ụba dị ukwuu mgbe ọ bi na Onisha.
*Aha nwanne ya nwoke bụ Akụnnịa.
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
==Bekee==
Her father's wealth
[[category:Aha]]
((Category: mmadụ))
1ytn1foe92w3f1r1ucz7bl022rci49m
ọchọmma
0
8693
66568
66494
2026-10-28T09:20:14Z
10kdollz
1003
66568
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Aha e ji akọwa onye mara mma ma ọ bụ ihe mara mma; ọ nwekwara ike ịbụ aha mmadụ.
===Nkejiasụsu===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ọchọmma bụ nwa agbọghọ nwere obiọma.
===Mkpọpụta===
Ọ/chọ/m/ma
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
beauté (french)
===Bekee===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/beautifier Beautifier]]
skm6nvnd8764zrs8gi969bdcw9r54ws
Akwu
0
8733
66548
2026-10-27T21:42:02Z
Nma jeni
626
Nma jeni moved page [[Akwu]] to [[akwụ]]: Misspelled title
66548
wikitext
text/x-wiki
#KÚFÙ [[akwụ]]
0cfhtl0zcdn1knt6tnxnxtepzd0q8hf
enweghị uche
0
8734
66552
2026-10-28T00:24:17Z
Adimora chidinma
717
Jiri '== Nkọwa == * Enweghị uche bụ ọnọdụ mmadụ, okwu, ma ọ bụ omume na-enweghị ezi echiche, nghọta, ma ọ bụ amamihe. Ọ na-egosikwa ime ihe n'echeghị echiche nke ọma ma ọ bụ ime ihe na-enweghị ezi ihe kpatara ya. * Enweghị uche pụtara enweghị ezi echiche, ime ihe n'amaghị ihe onye ahụ na-eme, ma ọ bụ ime ihe na-enweghị isi, dabere n'ọnọdụ e ji okwu ahụ mee ihe === Nkejiasụsụ === nkebiokwu aha === Ọmụmaatụ...' kere ihü
66552
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
* Enweghị uche bụ ọnọdụ mmadụ, okwu, ma ọ bụ omume na-enweghị ezi echiche, nghọta, ma ọ bụ amamihe. Ọ na-egosikwa ime ihe n'echeghị echiche nke ọma ma ọ bụ ime ihe na-enweghị ezi ihe kpatara ya.
* Enweghị uche pụtara enweghị ezi echiche, ime ihe n'amaghị ihe onye ahụ na-eme, ma ọ bụ ime ihe na-enweghị isi, dabere n'ọnọdụ e ji okwu ahụ mee ihe
=== Nkejiasụsụ ===
nkebiokwu aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Omume ya gosiri enweghị uche
* Enweghị uche adịghị mma n'ime mkpebi dị mkpa.
=== Mkpọpụta ===
=== Olumba ===
* Nzuzu
* Enweghị amamihe
* Enweghị ezi uche
* Enweghị isi
* Echeghị echiche nke ọma
* Amaghị ihe
* Omume nzuzu
* Enweghị nghọta
* Enweghị akọ
* Enweghị ezi echiche
== Ntugharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/senseless#Pronunciation senseless]
[[Òtù:nkebiokwu aha]]
bfwy23j7d1lktin5on0wnsbqsazpsme
66553
66552
2026-10-28T00:49:02Z
Adimora chidinma
717
/* Mkpọpụta */
66553
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
* Enweghị uche bụ ọnọdụ mmadụ, okwu, ma ọ bụ omume na-enweghị ezi echiche, nghọta, ma ọ bụ amamihe. Ọ na-egosikwa ime ihe n'echeghị echiche nke ọma ma ọ bụ ime ihe na-enweghị ezi ihe kpatara ya.
* Enweghị uche pụtara enweghị ezi echiche, ime ihe n'amaghị ihe onye ahụ na-eme, ma ọ bụ ime ihe na-enweghị isi, dabere n'ọnọdụ e ji okwu ahụ mee ihe
=== Nkejiasụsụ ===
nkebiokwu aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Omume ya gosiri enweghị uche
* Enweghị uche adịghị mma n'ime mkpebi dị mkpa.
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-enweghị uche.ogg]]
=== Olumba ===
* Nzuzu
* Enweghị amamihe
* Enweghị ezi uche
* Enweghị isi
* Echeghị echiche nke ọma
* Amaghị ihe
* Omume nzuzu
* Enweghị nghọta
* Enweghị akọ
* Enweghị ezi echiche
== Ntugharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/senseless#Pronunciation senseless]
[[Òtù:nkebiokwu aha]]
je3an5ivc0dakupkkr0o10w6ofgt5j6
66554
66553
2026-10-28T00:53:19Z
Adimora chidinma
717
/* Nkejiasụsụ */
66554
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
* Enweghị uche bụ ọnọdụ mmadụ, okwu, ma ọ bụ omume na-enweghị ezi echiche, nghọta, ma ọ bụ amamihe. Ọ na-egosikwa ime ihe n'echeghị echiche nke ọma ma ọ bụ ime ihe na-enweghị ezi ihe kpatara ya.
* Enweghị uche pụtara enweghị ezi echiche, ime ihe n'amaghị ihe onye ahụ na-eme, ma ọ bụ ime ihe na-enweghị isi, dabere n'ọnọdụ e ji okwu ahụ mee ihe
=== Nkejiasụsụ ===
Nkọwa-aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Omume ya gosiri enweghị uche
* Enweghị uche adịghị mma n'ime mkpebi dị mkpa.
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-enweghị uche.ogg]]
=== Olumba ===
* Nzuzu
* Enweghị amamihe
* Enweghị ezi uche
* Enweghị isi
* Echeghị echiche nke ọma
* Amaghị ihe
* Omume nzuzu
* Enweghị nghọta
* Enweghị akọ
* Enweghị ezi echiche
== Ntugharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/senseless#Pronunciation senseless]
[[Òtù:nkebiokwu aha]]
9awd14wco4r2gnvcd8vadqha8uc804l
66555
66554
2026-10-28T00:53:49Z
Adimora chidinma
717
66555
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
* Enweghị uche bụ ọnọdụ mmadụ, okwu, ma ọ bụ omume na-enweghị ezi echiche, nghọta, ma ọ bụ amamihe. Ọ na-egosikwa ime ihe n'echeghị echiche nke ọma ma ọ bụ ime ihe na-enweghị ezi ihe kpatara ya.
* Enweghị uche pụtara enweghị ezi echiche, ime ihe n'amaghị ihe onye ahụ na-eme, ma ọ bụ ime ihe na-enweghị isi, dabere n'ọnọdụ e ji okwu ahụ mee ihe
=== Nkejiasụsụ ===
Nkọwa-aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Omume ya gosiri enweghị uche
* Enweghị uche adịghị mma n'ime mkpebi dị mkpa.
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-enweghị uche.ogg]]
=== Olumba ===
* Nzuzu
* Enweghị amamihe
* Enweghị ezi uche
* Enweghị isi
* Echeghị echiche nke ọma
* Amaghị ihe
* Omume nzuzu
* Enweghị nghọta
* Enweghị akọ
* Enweghị ezi echiche
== Ntugharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/senseless#Pronunciation senseless]
[[Òtù:Nkọwa-aha]]
b9le895u2eyaqd2ltcbvtdwhfo6szo1
66556
66555
2026-10-28T00:54:50Z
Adimora chidinma
717
/* Nkejiasụsụ */
66556
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
* Enweghị uche bụ ọnọdụ mmadụ, okwu, ma ọ bụ omume na-enweghị ezi echiche, nghọta, ma ọ bụ amamihe. Ọ na-egosikwa ime ihe n'echeghị echiche nke ọma ma ọ bụ ime ihe na-enweghị ezi ihe kpatara ya.
* Enweghị uche pụtara enweghị ezi echiche, ime ihe n'amaghị ihe onye ahụ na-eme, ma ọ bụ ime ihe na-enweghị isi, dabere n'ọnọdụ e ji okwu ahụ mee ihe
=== Nkejiasụsụ ===
Nkọwa aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Omume ya gosiri enweghị uche
* Enweghị uche adịghị mma n'ime mkpebi dị mkpa.
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-enweghị uche.ogg]]
=== Olumba ===
* Nzuzu
* Enweghị amamihe
* Enweghị ezi uche
* Enweghị isi
* Echeghị echiche nke ọma
* Amaghị ihe
* Omume nzuzu
* Enweghị nghọta
* Enweghị akọ
* Enweghị ezi echiche
== Ntugharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/senseless#Pronunciation senseless]
[[Òtù:Nkọwa-aha]]
lccku2yrxux9t2pyir55zir7e0e0x7o
66557
66556
2026-10-28T00:55:20Z
Adimora chidinma
717
66557
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
* Enweghị uche bụ ọnọdụ mmadụ, okwu, ma ọ bụ omume na-enweghị ezi echiche, nghọta, ma ọ bụ amamihe. Ọ na-egosikwa ime ihe n'echeghị echiche nke ọma ma ọ bụ ime ihe na-enweghị ezi ihe kpatara ya.
* Enweghị uche pụtara enweghị ezi echiche, ime ihe n'amaghị ihe onye ahụ na-eme, ma ọ bụ ime ihe na-enweghị isi, dabere n'ọnọdụ e ji okwu ahụ mee ihe
=== Nkejiasụsụ ===
Nkọwa aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Omume ya gosiri enweghị uche
* Enweghị uche adịghị mma n'ime mkpebi dị mkpa.
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-enweghị uche.ogg]]
=== Olumba ===
* Nzuzu
* Enweghị amamihe
* Enweghị ezi uche
* Enweghị isi
* Echeghị echiche nke ọma
* Amaghị ihe
* Omume nzuzu
* Enweghị nghọta
* Enweghị akọ
* Enweghị ezi echiche
== Ntugharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/senseless#Pronunciation senseless]
[[Òtù:Nkọwa aha]]
1ch4krrk57p8vqen6pbijeu7szjjdbn
inwe amamihe
0
8735
66558
2026-10-28T06:21:24Z
Adimora chidinma
717
Jiri '== Nkọwa == inwe amamihe bụ onye nwere ezi uche, onye maara ihe, ma ọ bụ ihe nwere ezi uche. Ọ na-akọwa mmadụ nke na-eche echiche nke ọma tupu o mee ihe, na-eme mkpebi ziri ezi, ma na-egosipụta amamihe na nghọta. === Nkejiasụsụ === Nkọwaaha === Ọmumaatụ === * Chinedu bụ nwa okorobịa nwere ezi uche. * Ada na-eme mkpebi nwere ezi uche mgbe niile. === Mkpọpụta === [[File:Ig-inwe amamihe.ogg]] === Olumba === * Ezi echiche * Uche ọma * Am...' kere ihü
66558
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
inwe amamihe bụ onye nwere ezi uche, onye maara ihe, ma ọ bụ ihe nwere ezi uche. Ọ na-akọwa mmadụ nke na-eche echiche nke ọma tupu o mee ihe, na-eme mkpebi ziri ezi, ma na-egosipụta amamihe na nghọta.
=== Nkejiasụsụ ===
Nkọwaaha
=== Ọmumaatụ ===
* Chinedu bụ nwa okorobịa nwere ezi uche.
* Ada na-eme mkpebi nwere ezi uche mgbe niile.
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-inwe amamihe.ogg]]
=== Olumba ===
* Ezi echiche
* Uche ọma
* Amamihe ime mkpebi
== Ntughari n' asụsụ ọzọ ==
== Bekee ==
[https://en.wiktionary.org/wiki/sensible sensible]
[[Òtù: Nkọwaaha]]
riye7xvw56xcr82nhvvjgy26gci00m0
Ihe ọñụñụ
0
8736
66559
2026-10-28T07:01:38Z
10kdollz
1003
Jiri '===Nkowa=== Ihe ọṅụṅụ bụ ihe ọṅụṅụ ndị mmadụ na-aṅụ iji mee ka akpịrị kpọọ nkụ gwụ.' kere ihü
66559
wikitext
text/x-wiki
===Nkowa===
Ihe ọṅụṅụ bụ ihe ọṅụṅụ ndị mmadụ na-aṅụ iji mee ka akpịrị kpọọ nkụ gwụ.
e5ejvigbtl94asa0b2tl6py8waut43m
66560
66559
2026-10-28T07:09:41Z
10kdollz
1003
66560
wikitext
text/x-wiki
===Nkowa===
Ihe ọṅụṅụ bụ ihe ọṅụṅụ ndị mmadụ na-aṅụ iji mee ka akpịrị kpọọ nkụ gwụ.
===Nkejiasusu===
aha
===Ọmụmaatụ===
kọfị
===Mkpọpụta===
KOH-fee
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/beverage Beverages]]
2y36kfmvktywhiizpiu7yzqvnlxc1b2
66561
66560
2026-10-28T07:15:31Z
10kdollz
1003
/* Ọmụmaatụ */
66561
wikitext
text/x-wiki
===Nkowa===
Ihe ọṅụṅụ bụ ihe ọṅụṅụ ndị mmadụ na-aṅụ iji mee ka akpịrị kpọọ nkụ gwụ.
===Nkejiasusu===
aha
===Ọmụmaatụ===
Aṅụrụ m kọfị n'ụtụtụ
===Mkpọpụta===
I-he ọ-ṅụ-ṅụ
===Olumba===
mmanya kọfị
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/beverage Beverages]]
m9vfd5p7hie7vn37s61qyqzbawo84pw
kpachapụanya
0
8737
66562
2026-10-28T08:19:25Z
10kdollz
1003
Jiri '===Nkọwa=== Ime ihe nke ọma na nlezianya ka njehie ghara ịdị ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== Kpachapụ anya mgbe ị na-arụ ọrụ ahụ. ===Mkpọpụta=== Kpa-chá-pụ-án-yá ===Olumba=== ===Ntụgharị n’asụsụ ọzọ=== Be cautious (English) ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/beware Beware]]' kere ihü
66562
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Ime ihe nke ọma na nlezianya ka njehie ghara ịdị
===Nkejiasụsụ===
Ngwaa
===Ọmụmaatụ===
Kpachapụ anya mgbe ị na-arụ ọrụ ahụ.
===Mkpọpụta===
Kpa-chá-pụ-án-yá
===Olumba===
===Ntụgharị n’asụsụ ọzọ===
Be cautious (English)
===Bekee===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/beware Beware]]
8ribfy480vqknff61et3n2ifmzy3t8v
Ụbọchị amụrụonye
0
8738
66563
2026-10-28T08:26:57Z
10kdollz
1003
Jiri '===Nkọwa=== Ụbọchị mmadụ bịara n'ụwa, ya bụ ụbọchị a mụrụ ya ===Nkejiasụsụ=== Nkebiokwu aha ===Ọmụmaatụ=== Ụbọchị ọmụmụ m bụ n'ọnwa Disemba. ===Mkpọpụta=== Ụ-ụ-bọ-chị a-mụ-rụ-ọn-ye ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọ=== Date of birth (English) ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/birthday Birthday]]' kere ihü
66563
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Ụbọchị mmadụ bịara n'ụwa, ya bụ ụbọchị a mụrụ ya
===Nkejiasụsụ===
Nkebiokwu aha
===Ọmụmaatụ===
Ụbọchị ọmụmụ m bụ n'ọnwa Disemba.
===Mkpọpụta===
Ụ-ụ-bọ-chị a-mụ-rụ-ọn-ye
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọ===
Date of birth (English)
===Bekee===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/birthday Birthday]]
8a9t8bqyf1qda9cpb5wpcxsnvzv3i5v
Onye nkesa
0
8739
66564
2026-10-28T08:27:50Z
Adimora chidinma
717
Jiri '== Nkọwa == Onye nkesa bụ onye na-akwado ma ọ bụ na-achọ ka otu mpaghara, agbụrụ, ma ọ bụ otu ndị mmadụ kewapụ onwe ha n'obodo ma ọ bụ mba ha so na ya, ka ha nwee ọchịchị ma ọ bụ nnwere onwe nke aka ha. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmumaatụ === * Onye na-akwado nkewa chọrọ ka mpaghara ya kewapụ onwe ya na mba ahụ * Ụfọdụ ndị na-akwado nkewa na-ekwu na ndị obodo ha kwesịrị inwe ọchịchị nke aka ha * G...' kere ihü
66564
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
Onye nkesa bụ onye na-akwado ma ọ bụ na-achọ ka otu mpaghara, agbụrụ, ma ọ bụ otu ndị mmadụ kewapụ onwe ha n'obodo ma ọ bụ mba ha so na ya, ka ha nwee ọchịchị ma ọ bụ nnwere onwe nke aka ha.
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmumaatụ ===
* Onye na-akwado nkewa chọrọ ka mpaghara ya kewapụ onwe ya na mba ahụ
* Ụfọdụ ndị na-akwado nkewa na-ekwu na ndị obodo ha kwesịrị inwe ọchịchị nke aka ha
* Gọọmentị na ndị otu na-akwado nkewa nwere echiche dị iche banyere ọdịnihu mpaghara ahụ
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-Onye nkesa.ogg]]
=== Olumba ===
* Onye na-achọ ikewapụ onwe ya
* Onye na-achọ nkewa
* Onye na-akwado nkewa
== Ntughari n' asụsụ ọzọ ==
== Bekee ==
[https://en.wiktionary.org/wiki/separatist Separatist]
[[Òtù:Aha]]
r4qobfeul8fk1lbkdjkex1g3zsdm768
ebe amụrụonye
0
8740
66565
2026-10-28T08:33:02Z
10kdollz
1003
Jiri '===Nkọwa=== Ebe a mụrụ mmadụ ma ọ bụ ebe mmadụ si bịa n'ụwa ===Nkejiasụsụ=== Nkebiokwu aha ===Ọmụmaatụ=== Awka bụ ebe amụrụ m ===Mkpọpụta=== E/be a/mụ/rụ o/nye ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọ=== Birth place (English) ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/place_of_birth Place of birth]]' kere ihü
66565
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Ebe a mụrụ mmadụ ma ọ bụ ebe mmadụ si bịa n'ụwa
===Nkejiasụsụ===
Nkebiokwu aha
===Ọmụmaatụ===
Awka bụ ebe amụrụ m
===Mkpọpụta===
E/be a/mụ/rụ o/nye
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọ===
Birth place (English)
===Bekee===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/place_of_birth Place of birth]]
ttgt0h0hyidw0g1y5o4x5qlm7zrhtpa
ọta-arụ
0
8741
66566
2026-10-28T08:47:10Z
10kdollz
1003
Jiri '===Nkọwa=== Onye ma ọ bụ ihe na-ata mmadụ, anụmanụ, ma ọ bụ ihe ọzọ ahụ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nkịta ahụ bụ ọta-arụ n'ihi na ọ na-ata ndị mmadụ ===Mkpọpụta=== /ɔ̀.tà.ɾʊ̀/ ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọ=== mordeur(french) ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/biter Biter]]' kere ihü
66566
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Onye ma ọ bụ ihe na-ata mmadụ, anụmanụ, ma ọ bụ ihe ọzọ ahụ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nkịta ahụ bụ ọta-arụ n'ihi na ọ na-ata ndị mmadụ
===Mkpọpụta===
/ɔ̀.tà.ɾʊ̀/
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọ===
mordeur(french)
===Bekee===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/biter Biter]]
iqsqju5pjs48cb0w1xvcxwonqrrpe25
mkpara
0
8742
66567
2026-10-28T08:53:11Z
10kdollz
1003
Jiri '===Nkọwa=== Osisi ma ọ bụ ihe siri ike dị ogologo nke mmadụ nwere ike ijide iji tie ihe, kwado onwe ya mgbe ọ na-eje ije, ma ọ bụ rụọ ọrụ ọzọ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Onye nche ahụ ji mkpara n'aka. ===Mkpọpụta=== /m̩.k͡pa.ɾa/ ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọ=== palo(Spanish) ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/Baton Baton]]' kere ihü
66567
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Osisi ma ọ bụ ihe siri ike dị ogologo nke mmadụ nwere ike ijide iji tie ihe, kwado onwe ya mgbe ọ na-eje ije, ma ọ bụ rụọ ọrụ ọzọ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Onye nche ahụ ji mkpara n'aka.
===Mkpọpụta===
/m̩.k͡pa.ɾa/
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọ===
palo(Spanish)
===Bekee===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/Baton Baton]]
f3w279yy7hw04np6wfj1y1v5vtfs3qu
Choomma
0
8743
66569
2026-10-28T09:25:45Z
10kdollz
1003
Jiri '===Nkọwa=== Aha Igbo e ji akọwa onye mara mma ma ọ bụ onye nwere ịma mma. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ndị enyi ya na-akpọ ya Choomma. ===Mkpọpụta=== Choo/m/ma ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọ=== belleza (Spanish) ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/beautify Beautify]]' kere ihü
66569
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Aha Igbo e ji akọwa onye mara mma ma ọ bụ onye nwere ịma mma.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ndị enyi ya na-akpọ ya Choomma.
===Mkpọpụta===
Choo/m/ma
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọ===
belleza (Spanish)
===Bekee===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/beautify Beautify]]
m9n0qcsqsr3hqa753kuczs01n9ad3v8
oge ụra
0
8744
66570
2026-10-28T09:33:39Z
10kdollz
1003
Jiri '===Nkọwa=== Oge mmadụ ma ọ bụ anụmanụ na-ezu ike site n'ịrahụ ụra ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Oge ụra m na-abụkarị n'abalị. ===Mkpọpụta=== Ò/gè/ù/rà ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọ=== hora de dormir (Spanish) ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/bedtime Bedtime]]' kere ihü
66570
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Oge mmadụ ma ọ bụ anụmanụ na-ezu ike site n'ịrahụ ụra
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Oge ụra m na-abụkarị n'abalị.
===Mkpọpụta===
Ò/gè/ù/rà
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọ===
hora de dormir (Spanish)
===Bekee===
[[https://en.wiktionary.org/wiki/bedtime Bedtime]]
dhhwr8bvhbgsyad9kgyjsro1ilwshxb
Onyendu
0
8745
66571
2026-10-28T09:54:18Z
Chigozirim2005
1250
Jiri '''' Onyendu ''' ==Nkọwa== Bụ onye na-edu ndị ọzọ ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Onyendu anyị gara Kano Onyendu anyị ga abịa n'oge ==Mkpọpụta== [[File:Ig-onyendu.ogg|Ig-onyendu]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://nkowaokwu.com/word?word=Onyendu Onyendu]' kere ihü
66571
wikitext
text/x-wiki
''' Onyendu '''
==Nkọwa==
Bụ onye na-edu ndị ọzọ
==Nkejiasụsụ==
Aha
==Ọmụma atụ==
Onyendu anyị gara Kano
Onyendu anyị ga abịa n'oge
==Mkpọpụta==
[[File:Ig-onyendu.ogg|Ig-onyendu]]
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://nkowaokwu.com/word?word=Onyendu Onyendu]
q7wrr7ir3i7vs46f647kvv0rvd4tl8x
ịgwu
0
8746
66572
2026-10-28T10:12:57Z
Chigozirim2005
1250
Jiri '''' Ịgwu ''' ==Nkọwa== bụ ụmụ ahụhụ dị n’ajị isi ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ= Ịgwu dị nwatakịrị ahú n'isi =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Hair Lice' kere ihü
66572
wikitext
text/x-wiki
''' Ịgwu '''
==Nkọwa==
bụ ụmụ ahụhụ dị n’ajị isi
==Nkejiasụsụ==
Aha
==Ọmụma atụ=
Ịgwu dị nwatakịrị ahú n'isi
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
Hair Lice
f9udebr6qsbmr8qx75wwooag2nlbzqu
onye obula
0
8747
66573
2026-10-28T10:22:34Z
Chigozirim2005
1250
Jiri '''' Onyé Ọbula''' ==Nkọwa== akọwaghị onye kpọmkwem ==Nkejiasụsụ== nnochiaha ==Ọmụma atụ== Onye ọbula ga abịa n'oge =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Whoever' kere ihü
66573
wikitext
text/x-wiki
''' Onyé Ọbula'''
==Nkọwa==
akọwaghị onye kpọmkwem
==Nkejiasụsụ==
nnochiaha
==Ọmụma atụ==
Onye ọbula ga abịa n'oge
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
Whoever
gc9nwjxl6veg1jhssxpzm2kwmf2e8zj
Nke ọbula
0
8748
66574
2026-10-28T10:30:06Z
Chigozirim2005
1250
Jiri '''' Nke ọbula''' ==Nkọwa== bụ ihe niile n’otu n’otu ==Nkejiasụsụ== nnochiaha ==Ọmụma atụ== Nke ọbụla ị họọrọ, aga m anabata ya. =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Whichever' kere ihü
66574
wikitext
text/x-wiki
''' Nke ọbula'''
==Nkọwa==
bụ ihe niile n’otu n’otu
==Nkejiasụsụ==
nnochiaha
==Ọmụma atụ==
Nke ọbụla ị họọrọ, aga m anabata ya.
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
Whichever
oveno6ezzxkm0781d5nmmtmskuuv92e
Ihe ọbula
0
8749
66575
2026-10-28T10:40:02Z
Chigozirim2005
1250
Jiri '''' Ihe ọbula ''' ==Nkọwa== bu enweghị mmasị ==Nkejiasụsụ== nnochiaha ==Ọmụma atụ== Wéré ihe ọbula ichoro =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Whatever' kere ihü
66575
wikitext
text/x-wiki
''' Ihe ọbula '''
==Nkọwa==
bu enweghị mmasị
==Nkejiasụsụ==
nnochiaha
==Ọmụma atụ==
Wéré ihe ọbula ichoro
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
Whatever
cbkjq24bl95wc76qxken2rrjisv3m2e
otú ọbula
0
8750
66576
2026-10-28T10:45:44Z
Chigozirim2005
1250
Jiri ''''Otu ọbula''' ==Nkọwa== Ka o sina dị ==Nkejiasụsụ== nnochiaha ==Ọmụma atụ== Otú ọbula masịrị gi mee =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== However' kere ihü
66576
wikitext
text/x-wiki
'''Otu ọbula'''
==Nkọwa==
Ka o sina dị
==Nkejiasụsụ==
nnochiaha
==Ọmụma atụ==
Otú ọbula masịrị gi mee
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
However
q7ilogk3a80l104csijzf7uc5mcpslg
Oge ọbula
0
8751
66577
2026-10-28T10:51:15Z
Chigozirim2005
1250
Jiri ''''Oge ọbula''' ==Nkọwa== Mgbe ==Nkejiasụsụ== Ngwaa nkọwa oge ==Ọmụma atụ== Oge ọ bụla m hụrụ ya, ana m ekele ya. =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Anytime' kere ihü
66577
wikitext
text/x-wiki
'''Oge ọbula'''
==Nkọwa==
Mgbe
==Nkejiasụsụ==
Ngwaa nkọwa oge
==Ọmụma atụ==
Oge ọ bụla m hụrụ ya, ana m ekele ya.
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
Anytime
s3aj83rwi1tiu0f36hovy00drs8c2g9
ira
0
8752
66578
2026-10-28T11:05:13Z
Chigozirim2005
1250
Jiri ''''Ịmị''' ==Nkọwa== bụ ihe dị n’ọnụ bata n’ọnụ site n’iji egbugbere ọnụ na ire, ma ọ bụ iji ọnụ dọpụta ihe dị n’ime ihe ọzọ. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụma atụ== Achọrọ m ịmị ihe jụrụ oyi =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== To suck' kere ihü
66578
wikitext
text/x-wiki
'''Ịmị'''
==Nkọwa==
bụ ihe dị n’ọnụ bata n’ọnụ site n’iji egbugbere ọnụ na ire, ma ọ bụ iji ọnụ dọpụta ihe dị n’ime ihe ọzọ.
==Nkejiasụsụ==
Ngwaa
==Ọmụma atụ==
Achọrọ m ịmị ihe jụrụ oyi
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
To suck
q1i2jakey3r4sh0oervjtidmrox3m41
ịra
0
8753
66579
2026-10-28T11:11:45Z
Chigozirim2005
1250
Jiri ''''ịra''' ==Nkọwa== bụ jiri ire were ihe dị n'elu ihe ọzọ ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụma atụ== Achọrọ m ịra Oroma =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== To lick' kere ihü
66579
wikitext
text/x-wiki
'''ịra'''
==Nkọwa==
bụ jiri ire were ihe dị n'elu ihe ọzọ
==Nkejiasụsụ==
Ngwaa
==Ọmụma atụ==
Achọrọ m ịra Oroma
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
To lick
s4daug19spx22ifot1y0lobwqpww40q
Ịṅụ
0
8754
66580
2026-10-28T11:19:21Z
Chigozirim2005
1250
Jiri ''''Ịṅụ''' ==Nkọwa== bu itinye ihé dị nà ụdị mmiri na-ọnụ ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụma atụ== Achọghi m ịṅụ ọgwụ a =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== To drink' kere ihü
66580
wikitext
text/x-wiki
'''Ịṅụ'''
==Nkọwa==
bu itinye ihé dị nà ụdị mmiri na-ọnụ
==Nkejiasụsụ==
Ngwaa
==Ọmụma atụ==
Achọghi m ịṅụ ọgwụ a
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
To drink
a99siyjx93c26h6muzolxuurrt1trlg
Ịnụ
0
8755
66581
2026-10-28T11:24:56Z
Chigozirim2005
1250
Jiri ''''Ịnụ''' ==Nkọwa== bu imata ihe na-emetụ ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ==Ọmụma atụ== Achọghi m ịnụ ihe ọbula =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== To hear' kere ihü
66581
wikitext
text/x-wiki
'''Ịnụ'''
==Nkọwa==
bu imata ihe na-emetụ
==Nkejiasụsụ==
Ngwaa
==Ọmụma atụ==
Achọghi m ịnụ ihe ọbula
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
To hear
1m1iykedjeg2x70oi21n5buoqomxyll
Onye njigide
0
8756
66582
2026-10-28T11:39:44Z
Mmesoma Mary Faustina
1016
Jiri '===Mkpọpụta== [[File:Ig-onye njigide.ogg]] Onye njigide' kere ihü
66582
wikitext
text/x-wiki
===Mkpọpụta==
[[File:Ig-onye njigide.ogg]] Onye njigide
qt3gyyr2bhvlj1pvzcab9texg0fsbss
66586
66582
2026-10-28T11:54:06Z
Mmesoma Mary Faustina
1016
66586
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa==
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Omumatu===
Nna m tụkwasịrị ego n'aka onye njigide ka ọ debe ya.
Obinna chọrọ ịbụ ọkaiwu onye njigide.
===Mkpọpụta==
[[File:Ig-onye njigide.ogg]] Onye njigide
===Olumba===
===Bekee===
[[Category:Aha]]
oe2mfj0crux4ddgrp17s6tah4tslgyh
66587
66586
2026-10-28T11:57:56Z
Mmesoma Mary Faustina
1016
/* Bekee */
66587
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa==
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Omumatu===
Nna m tụkwasịrị ego n'aka onye njigide ka ọ debe ya.
Obinna chọrọ ịbụ ọkaiwu onye njigide.
===Mkpọpụta==
[[File:Ig-onye njigide.ogg]] Onye njigide
===Olumba===
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/retainer retainer]
[[Category:Aha]]
r52pp0otp9gw8cbi9z4m1lubjz20csp
ihu
0
8757
66583
2026-10-28T11:40:36Z
Chigozirim2005
1250
Jiri ''''Ihu''' ==Nkọwa== bu ébé imi, ọnụ na anya di. ==Nkejiasụsụ== aha ==Ọmụma atụ== Ihu yaa mara mma =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Face' kere ihü
66583
wikitext
text/x-wiki
'''Ihu'''
==Nkọwa==
bu ébé imi, ọnụ na anya di.
==Nkejiasụsụ==
aha
==Ọmụma atụ==
Ihu yaa mara mma
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
Face
5y7iz7fsillh4nc451bcyt5upgu7uyv
Edi abalị
0
8758
66584
2026-10-28T11:44:14Z
Chigozirim2005
1250
Jiri '''' Edi abalị''' ==Nkọwa== bu anụ ọhịa ==Nkejiasụsụ== aha ==Ọmụma atụ== Nna m gburu edi abalị taa =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== African civet' kere ihü
66584
wikitext
text/x-wiki
''' Edi abalị'''
==Nkọwa==
bu anụ ọhịa
==Nkejiasụsụ==
aha
==Ọmụma atụ==
Nna m gburu edi abalị taa
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
African civet
qpo4bs336d4pnq56dkr7kgdv7nhgpx6
Mbuzọ
0
8759
66585
2026-10-28T11:52:45Z
Chigozirim2005
1250
Jiri '''' Mbuzọ ''' ==Nkọwa== bu anụ ọhịa ==Nkejiasụsụ== aha ==Ọmụma atụ== Ahụrụ m mbuzọ na-ubi anyị taa =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Cricket' kere ihü
66585
wikitext
text/x-wiki
''' Mbuzọ '''
==Nkọwa==
bu anụ ọhịa
==Nkejiasụsụ==
aha
==Ọmụma atụ==
Ahụrụ m mbuzọ na-ubi anyị taa
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
Cricket
tajxe3grul8qppaenqufcws3bmb22eo