Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.48.0-wmf.3 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Abali 0 12 67701 65281 2026-11-09T20:11:15Z Nma jeni 626 Redirected page to [[Abalị]] 67701 wikitext text/x-wiki #REDIRECT[[Abalị]] '''Abali''' =Nkọwa= Oge ọchịchịrị nke dị n'etiti otu ụbọchị na ụbọchị ọzọ. Ọ bụkwa oge ndị mmadụ anaghị ahụ ụzọ nke ọma. [[Usòrò:2013, Albuquerque, View S, Rio Grande River - panoramio.jpg|thumb]] ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Ọ bụ '''anyasị''' ka ndị ajọ mmadụ ji eme mpụ. (Nnewi, Awka, Onitsha) # '''Ujushi''' bụ oge mmadụ nile ji ezuru ike. (Owerri) # Nneka gara ụlọ ekpere '''enyasi''' iji kpee ekpere. (Nsukka) # Ụka anyị ga-enwe ekpere '''enyasi''' taa. (Abrịba) # '''Abalị''' dị oke egwu. (Afikpo) ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-Abalị.wav|thumb|áká_èkpè]] ===Olumba=== * anyasi→ '''Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)''' * ujushi→ '''Imo(Owerri)''' * enyasi→ '''Enugu(Nsukka)''' * enyasi→ '''Abia(Abrịba)''' * abalị→ '''Ebonyi(Afikpo)''' =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/night night] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Olumba Igbo project]] antbkbpvj8bqqa81enunqk65raw1xwq Agunwa 0 66 67696 29272 2026-11-09T19:56:25Z Nma jeni 626 /* Bekee */ 67696 wikitext text/x-wiki '''Agunwa''' ==Nkọwa== Aha mmadụ n'ala Igbo pụtara mmadụ nwere omume agu. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m bụ Agunwa, ma ọ bụ, aha nna m bụ Agunwa ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578_(ibo)-Dagentle-Agunwa.wav]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] [[Òtù:Mmadụ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] g3jaghvn2emyf3wf3xg7docwqnkx4tl 67697 67696 2026-11-09T20:02:42Z Nma jeni 626 Redirected page to [[Agụnwa]] 67697 wikitext text/x-wiki #REDIRECT[[Agụnwa]] '''Agunwa''' ==Nkọwa== Aha mmadụ n'ala Igbo pụtara mmadụ nwere omume agu. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m bụ Agunwa, ma ọ bụ, aha nna m bụ Agunwa ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578_(ibo)-Dagentle-Agunwa.wav]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] [[Òtù:Mmadụ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] agbqvx0g4gu7msigzvk6txu08fctj9e 67698 67697 2026-11-09T20:05:52Z Nma jeni 626 /* Bekee */ 67698 wikitext text/x-wiki #REDIRECT[[Agụnwa]] '''Agunwa''' ==Nkọwa== Aha mmadụ n'ala Igbo pụtara mmadụ nwere omume agu. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m bụ Agunwa, ma ọ bụ, aha nna m bụ Agunwa ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578_(ibo)-Dagentle-Agunwa.wav]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/tiger_cubs Tiger cubs] [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] [[Òtù:Mmadụ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] tqv219kb7z0yiz9jh4jth7k7smb1pl0 Alutara aluta 0 176 67689 42214 2026-11-09T19:26:25Z Nma jeni 626 /* Bekee */ 67689 wikitext text/x-wiki """Alutara aluta""" ===Nkọwa=== Nke a bụ aha ana-kpọ ụmụ nwaanyị alụtara alụta na-be di ha. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Álụtara oriakụ Maazị Obi n'afọ asaa gara aga. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Alụtara alụta.wav|áká_èkpè|thumb|Alụtara alụta]] ===Olumba=== *Ụmụ nwunyeedi *Ụmụ inyom *Anụtara anụta ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/married Married] [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] dr6itvu4fjdh0ju3gbep10v6udzzmqi 67691 67689 2026-11-09T19:30:43Z Nma jeni 626 /* Nkọwa */ 67691 wikitext text/x-wiki """Alutara aluta""" ===Nkọwa=== # Inwe di ma ọ bụ nwunye nke iwu ma ọ bụ omenala kwadoro. # Nke a bụ aha ana-kpọ ụmụ nwaanyị alụtara alụta na-be di ha. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Álụtara oriakụ Maazị Obi n'afọ asaa gara aga. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Alụtara alụta.wav|áká_èkpè|thumb|Alụtara alụta]] ===Olumba=== *Ụmụ nwunyeedi *Ụmụ inyom *Anụtara anụta ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/married Married] [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] lejp504xkb8h5c1h6mxn3apdvhnfdsi 67694 67691 2026-11-09T19:36:10Z Nma jeni 626 /* Ọmụmaatụ */ 67694 wikitext text/x-wiki """Alutara aluta""" ===Nkọwa=== # Inwe di ma ọ bụ nwunye nke iwu ma ọ bụ omenala kwadoro. # Nke a bụ aha ana-kpọ ụmụ nwaanyị alụtara alụta na-be di ha. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== * Álụtaraa oriakụ Maazị Obi n'afọ asaa gara aga. * nwanyị aluta alut ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Alụtara alụta.wav|áká_èkpè|thumb|Alụtara alụta]] ===Olumba=== *Ụmụ nwunyeedi *Ụmụ inyom *Anụtara anụta ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/married Married] [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] 3jiy2i3rxa9lsb67x96wwiafcice8jc 67695 67694 2026-11-09T19:42:16Z Nma jeni 626 /* Ọmụmaatụ */ 67695 wikitext text/x-wiki """Alutara aluta""" ===Nkọwa=== # Inwe di ma ọ bụ nwunye nke iwu ma ọ bụ omenala kwadoro. # Nke a bụ aha ana-kpọ ụmụ nwaanyị alụtara alụta na-be di ha. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== * Álụtaraa oriakụ Maazị Obi n'afọ asaa gara aga. * Chioma bu nwanyị lụrụ alụ ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Alụtara alụta.wav|áká_èkpè|thumb|Alụtara alụta]] ===Olumba=== *Ụmụ nwunyeedi *Ụmụ inyom *Anụtara anụta ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/married Married] [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] 3iw0rti4cxwpuh3iqksl7xhj8y38tel Ala okporo 0 3780 67679 17074 2026-11-09T19:12:10Z Nma jeni 626 /* Bekee */ 67679 wikitext text/x-wiki """Alaokporo""" ===Nkọwa=== Alaokporo bụ afa. Alaokporo pụtara alankiti. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Alaokporo bụ ụdiri ala ===Mkpọputa=== ===Olumba=== Alankiti ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Bareland [https://en.m.wiktionary.org/wiki/Land Land] [[Category:Wiki Loves Names]] r6arglc8mp7ie0xcw0spxpro58aoy3e 67680 67679 2026-11-09T19:13:20Z Nma jeni 626 /* Bekee */ 67680 wikitext text/x-wiki """Alaokporo""" ===Nkọwa=== Alaokporo bụ afa. Alaokporo pụtara alankiti. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Alaokporo bụ ụdiri ala ===Mkpọputa=== ===Olumba=== Alankiti ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Bareland [https://en.m.wiktionary.org/wiki/Land Land] [Category:Aha] [[Category:Wiki Loves Names]] 4g579ml2toytc8q516g8uium6uri0sl 67681 67680 2026-11-09T19:13:55Z Nma jeni 626 /* Bekee */ 67681 wikitext text/x-wiki """Alaokporo""" ===Nkọwa=== Alaokporo bụ afa. Alaokporo pụtara alankiti. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Alaokporo bụ ụdiri ala ===Mkpọputa=== ===Olumba=== Alankiti ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Bareland [https://en.m.wiktionary.org/wiki/Land Land] [[Category:Aha]] [[Category:Wiki Loves Names]] lrobmnpbaz2u8z4rtlrbh5xugj2uz1e 67682 67681 2026-11-09T19:16:42Z Nma jeni 626 Nma jeni moved page [[Alaokporo]] to [[Ala okporo]]: Misspelled title 67681 wikitext text/x-wiki """Alaokporo""" ===Nkọwa=== Alaokporo bụ afa. Alaokporo pụtara alankiti. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Alaokporo bụ ụdiri ala ===Mkpọputa=== ===Olumba=== Alankiti ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Bareland [https://en.m.wiktionary.org/wiki/Land Land] [[Category:Aha]] [[Category:Wiki Loves Names]] lrobmnpbaz2u8z4rtlrbh5xugj2uz1e 67684 67682 2026-11-09T19:19:18Z Nma jeni 626 /* Nkọwa */ 67684 wikitext text/x-wiki """Alaokporo""" ===Nkọwa=== Ọ bụ ala na-enweghị ihe ọ bụla n'ime ya.Ala okporo pụtara alankiti. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Alaokporo bụ ụdiri ala ===Mkpọputa=== ===Olumba=== Alankiti ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Bareland [https://en.m.wiktionary.org/wiki/Land Land] [[Category:Aha]] [[Category:Wiki Loves Names]] pxs0ubkde0zheen9h9wgp3asx7mkey5 67685 67684 2026-11-09T19:21:33Z Nma jeni 626 /* Ọmụmaatụ */ 67685 wikitext text/x-wiki """Alaokporo""" ===Nkọwa=== Ọ bụ ala na-enweghị ihe ọ bụla n'ime ya.Ala okporo pụtara alankiti. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ala okporo a ga-adị mma maka ọrụ ugbo. ===Mkpọputa=== ===Olumba=== Alankiti ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Bareland [https://en.m.wiktionary.org/wiki/Land Land] [[Category:Aha]] [[Category:Wiki Loves Names]] oue4ea2m04cbc9rwelaerqfyr46ps0g Achara 0 5446 67716 66481 2026-11-10T08:22:48Z Chrysella 166 Tinyere ụdakọ 67716 wikitext text/x-wiki [[File:Grass 32.jpg|thumbnail|Grass_32]] ==Nkọwa== Achara bụ ọtụ ímé ahịhịa na-eto na ubi, nke ụfọdụ obodo na eji esi nri. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Achara nọ na ubi Anyị ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Achara.wav]] ===Olumba=== ===Ntụgharị asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Grass[[https://w.wiki/N6an]] [[Category:Aha]] d3rqbfrxtmft1vc08jixka1dzxvdo0l Agụnwa 0 8166 67699 67328 2026-11-09T20:06:51Z Nma jeni 626 /* Bekee */ 67699 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ aha Ịgbo na-akọwa na mmadụ siri ike. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== *Agụnwa bụ enyi m *Agụnwa bụ nwoke a maara nke ọma n’obodo anyị. *Agụnwa na-enyere ndị mmadụ aka mgbe ọ bụla ha chọrọ enyemaka. ===Mpkọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Dagentle-Agunwa.wav|LL-Q33578_(ibo)-Dagentle-Agunwa]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== [https://en.wiktionary.org/wiki/tiger_cubs Tiger cubs] [[category:Aha]] l4wkxcw1fx7z1te6bemx1bv7jhel9ng 67700 67699 2026-11-09T20:07:10Z Nma jeni 626 /* Bekee */ 67700 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ aha Ịgbo na-akọwa na mmadụ siri ike. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== *Agụnwa bụ enyi m *Agụnwa bụ nwoke a maara nke ọma n’obodo anyị. *Agụnwa na-enyere ndị mmadụ aka mgbe ọ bụla ha chọrọ enyemaka. ===Mpkọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Dagentle-Agunwa.wav|LL-Q33578_(ibo)-Dagentle-Agunwa]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== [https://en.wiktionary.org/wiki/tiger_cubs Tiger cubs] [[category:Aha]] 00rmzq2q4304ddtyc4sdnjr0tb8iwsj Ọdịbendị 0 8976 67693 67204 2026-11-09T19:33:32Z Eboms Divinefavour 1028 67693 wikitext text/x-wiki '''Ọdịbendị''' ==Nkọwa== Ọdịbendị bụ ihe niile na-egosi ụdị ndụ, nkwenye na omume pụrụ iche nke otu agbụrụ ma ọ bụ obodo. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Ọdịbendị ndị Igbo bara nnukwu uru. #Anyị kwesịrị ichekwa ọdịbendị anyị. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/culture#English Culture] [[category:aha]] m5fu7knl9sxigwvec6assqdilh8z6v8 67705 67693 2026-11-09T21:01:35Z Eboms Divinefavour 1028 #Asọmpi 2026 67705 wikitext text/x-wiki '''Ọdịbendị''' ==Nkọwa== Ọdịbendị bụ ihe niile na-egosi ụdị ndụ, nkwenye na omume pụrụ iche nke otu agbụrụ ma ọ bụ obodo. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Ọdịbendị ndị Igbo bara nnukwu uru. #Anyị kwesịrị ichekwa ọdịbendị anyị. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== [[File:ig-Ọdịbendị.ogg|ig-Ọdịbendị]] ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/culture#English Culture] [[category:aha]] r2fosr8xvkb6ktfqt05geboy7rk2rp3 Anyaukwu 0 8977 67690 67205 2026-11-09T19:27:11Z Eboms Divinefavour 1028 67690 wikitext text/x-wiki '''Anyaukwu''' ==Nkọwa== Anyaukwu bụ omume mmadụ nke inwe oke ọchịchọ inweta akụ, ego ma ọ bụ ihe onwunwe karịa ihe dị ya mkpa, n'agbanyeghị ọnọdụ ndị ọzọ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Anyaukwu bụ ajọ agwa mmadụ kwesịrị izere. #Anyaukwu mere ka nwoke ahụ ghara iso ndị ọzọ kerịta akụ ya. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/greed greed] [[category:aha]] scjaj9xwrjc3c7gsi42u9tirubvck3l 67692 67690 2026-11-09T19:32:15Z Eboms Divinefavour 1028 67692 wikitext text/x-wiki '''Anyaukwu''' ==Nkọwa== Anyaukwu bụ omume mmadụ nke inwe oke ọchịchọ inweta akụ, ego ma ọ bụ ihe onwunwe karịa ihe dị ya mkpa, n'agbanyeghị ọnọdụ ndị ọzọ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Anyaukwu bụ ajọ agwa mmadụ kwesịrị izere. #Anyaukwu mere ka nwoke ahụ ghara iso ndị ọzọ kerịta akụ ya. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/greed greed] [[category:aha]] qa36l3nw5g33b8cmw894q14n5n5kca7 67704 67692 2026-11-09T20:57:26Z Eboms Divinefavour 1028 #Asọmpi 2026 67704 wikitext text/x-wiki '''Anyaukwu''' ==Nkọwa== Anyaukwu bụ omume mmadụ nke inwe oke ọchịchọ inweta akụ, ego ma ọ bụ ihe onwunwe karịa ihe dị ya mkpa, n'agbanyeghị ọnọdụ ndị ọzọ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Anyaukwu bụ ajọ agwa mmadụ kwesịrị izere. #Anyaukwu mere ka nwoke ahụ ghara iso ndị ọzọ kerịta akụ ya. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Anyaukwu.ogg|Ig-Anyaukwu]] ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/greed greed] [[category:aha]] ph23tirvigw6efuwadjsmkal7n5j7k6 mwepụ 0 8984 67720 67245 2026-11-10T10:02:50Z Chigozirim2005 1250 E dezirim ederede a 67720 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mwepụ bụ otu n'ime ngalaba mgbakọ na mwepụ nke a na-eji ewepụ otu ọnụọgụ n'ime ọnụọgụ ọzọ iji chọpụta ihe fọdụrụ. ===Nkejiasụsụ=== Ngwá ===Ọmụmaatụ=== Ị chọrọ mwepụ yá? ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== # Iwepụ # Ibelata # Ihe fọdụrụ ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/substraction subtraction] ppov5edgrunir4hie2e2x7hwr8lazcy Buo 0 9023 67710 67360 2026-11-10T02:54:07Z Geraldine Kene 966 67710 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mkpụrụokwu a bụ buo na-ekwu maka ibu ma ọ bụ ibute ihe. Ọ bụ okwu eji agwa mmadụ ka o bute ihe. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== 1. Onyenkuzi gwara ya buo oche niile ndị ahụ. 2. Ha gwara Eze ka ọ buo mmiri ahụ niile bupu. ===Olumba=== ==Ntụgharị== Carry [[Otu:ngwaa]] 16cm0uj7c87j5v0snhwpz4m2lnxct2o 67711 67710 2026-11-10T02:54:40Z Geraldine Kene 966 67711 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mkpụrụokwu a bụ buo na-ekwu maka ibu ma ọ bụ ibute ihe. Ọ bụ okwu eji agwa mmadụ ka o bute ihe. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== 1. Onyenkuzi gwara ya buo oche niile ndị ahụ. 2. Ha gwara Eze ka ọ buo mmiri ahụ niile bupu. ===Olumba=== ==Ntụgharị== Carry 9yb4zj4vxp9tp53vcwmnli5s5k93f2v 67713 67711 2026-11-10T03:04:41Z Geraldine Kene 966 67713 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mkpụrụokwu a bụ buo na-ekwu maka ibu ma ọ bụ ibute ihe. Ọ bụ okwu eji agwa mmadụ ka o bute ihe. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== 1. Onyenkuzi gwara ya buo oche niile ndị ahụ. 2. Ha gwara Eze ka ọ buo mmiri ahụ niile bupu. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị== ===Bekee=== Carry oq9tjzbyvvksz1ai3v3tqamskkxmn83 Batara 0 9050 67712 67467 2026-11-10T03:01:21Z Geraldine Kene 966 67712 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ mkpụrụokwu nke na-ekwu na mmadụ ma ọ bụ ihe bịara n'ime ebe. Ọ bụ ngwaa ma bụrụkwa tensị Ndịmmecha ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== 1. Ego batara n'ime ụlọ anyị 2. Eze batara ebe a mgbe anyị kpọrọ ya oku ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== -To come in -Came in baxx77amsewlcv6ybryhl7sz5ucugne Ịdịn'otu 0 9147 67675 2026-11-09T18:25:08Z Eboms Divinefavour 1028 Created new entry #Asọmpi 2026 67675 wikitext text/x-wiki '''Ịdịn'otu''' ==Nkọwa== Ịdịn'otu bụ ọnọdụ ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ karịa na-ebikọ ọnụ n'udo, na-enwe otu echiche, na-arụkọ ọrụ ọnụ ma na-akwado ibe ha. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Ịdịn'otu bụ ihe dị mkpa n'ezinụlọ na n'obodo. #Ndị obodo ahụ na-enwe ọganihu n'ihi ịdị n'otu ha. ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/unity unity] tv1bgae74o23x6yororeb4xyame5tp7 67688 67675 2026-11-09T19:25:26Z Eboms Divinefavour 1028 67688 wikitext text/x-wiki '''Ịdịn'otu''' ==Nkọwa== Ịdịn'otu bụ ọnọdụ ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ karịa na-ebikọ ọnụ n'udo, na-enwe otu echiche, na-arụkọ ọrụ ọnụ ma na-akwado ibe ha. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Ịdịn'otu bụ ihe dị mkpa n'ezinụlọ na n'obodo. #Ndị obodo ahụ na-enwe ọganihu n'ihi ịdị n'otu ha. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/unity unity] [[otú:aha]] b6melougd10fz8j5iqusdm4ea3bowx4 67706 67688 2026-11-09T21:05:43Z Eboms Divinefavour 1028 #Asọmpi 2026 67706 wikitext text/x-wiki '''Ịdịn'otu''' ==Nkọwa== Ịdịn'otu bụ ọnọdụ ebe mmadụ abụọ ma ọ bụ karịa na-ebikọ ọnụ n'udo, na-enwe otu echiche, na-arụkọ ọrụ ọnụ ma na-akwado ibe ha. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Ịdịn'otu bụ ihe dị mkpa n'ezinụlọ na n'obodo. #Ndị obodo ahụ na-enwe ọganihu n'ihi ịdị n'otu ha. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== [[File:ig-Ịdịn'otu.ogg|ig-Ịdịn'otu]] ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/unity unity] [[otú:aha]] glcykv0wbc4xw92r408o8p3g5px672r Nchedo 0 9148 67676 2026-11-09T18:46:38Z Eboms Divinefavour 1028 Created new entry #Asọmpi 2026 67676 wikitext text/x-wiki '''Nchedo''' ==Nkọwa== Nchedo bụ omume ma ọ bụ ọnọdụ nke ichebe mmadụ, ihe ma ọ bụ ebe pụọ n'ihe egwu, mmebi ma ọ bụ mwakpo. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Nchedo ụmụaka bụ ọrụ dịịrị nne na nna. #Ndị uwe ojii na-ahụ maka nchekwa na nchedo obodo. ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/security security] 1qm76dxd0h6e064w30pxsa1kxcsxg0i 67677 67676 2026-11-09T18:47:32Z Eboms Divinefavour 1028 67677 wikitext text/x-wiki '''Nchedo''' ==Nkọwa== Nchedo bụ omume maọbụ ọnọdụ nke ichebe mmadụ, ihe maọbụ ebe pụọ n'ihe egwu, mmebi maọbụ mwakpo. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Nchedo ụmụaka bụ ọrụ dịịrị nne na nna. #Ndị uwe ojii na-ahụ maka nchekwa na nchedo obodo. ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/security security] n7l3hnkzgm6ugqnok1yix29j9iwk3bq 67687 67677 2026-11-09T19:24:08Z Eboms Divinefavour 1028 67687 wikitext text/x-wiki '''Nchedo''' ==Nkọwa== Nchedo bụ omume maọbụ ọnọdụ nke ichebe mmadụ, ihe maọbụ ebe pụọ n'ihe egwu, mmebi maọbụ mwakpo. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Nchedo ụmụaka bụ ọrụ dịịrị nne na nna. #Ndị uwe ojii na-ahụ maka nchekwa na nchedo obodo. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/security security] [[otú:aha]] dlc3bkniwhg97qkzm7lhv550q76mryq 67707 67687 2026-11-09T21:08:25Z Eboms Divinefavour 1028 #Asọmpi 2026 67707 wikitext text/x-wiki '''Nchedo''' ==Nkọwa== Nchedo bụ omume maọbụ ọnọdụ nke ichebe mmadụ, ihe maọbụ ebe pụọ n'ihe egwu, mmebi maọbụ mwakpo. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Nchedo ụmụaka bụ ọrụ dịịrị nne na nna. #Ndị uwe ojii na-ahụ maka nchekwa na nchedo obodo. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== [[File:ig-Nchedo.ogg|ig-Nchedo]] ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/security security] [[otú:aha]] orb24tn7ic5rifutcahimhxcz9il821 Nkwụsiike 0 9149 67678 2026-11-09T18:53:15Z Eboms Divinefavour 1028 Created new entry #Asọmpi 2026 67678 wikitext text/x-wiki '''Nkwụsiike''' ==Nkọwa== Nkwụsiike bụ ọnọdụ mmadụ maọbụ ihe ịnọgidesi ike n'otu ọnọdụ, n'enweghị ịma jijiji, ịda mba maọbụ ịgbanwe ngwa ngwa. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Nkwụsiike n'ọrụ na-enyere mmadụ aka inweta ihe ịga nke ọma. #Obodo chọrọ nkwụsiike n'ọchịchị iji nwee ọganihu. ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/stability stability] m1s4fly4mtakejrz3p6gdn8oerop643 67686 67678 2026-11-09T19:22:18Z Eboms Divinefavour 1028 67686 wikitext text/x-wiki '''Nkwụsiike''' ==Nkọwa== Nkwụsiike bụ ọnọdụ mmadụ maọbụ ihe ịnọgidesi ike n'otu ọnọdụ, n'enweghị ịma jijiji, ịda mba maọbụ ịgbanwe ngwa ngwa. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Nkwụsiike n'ọrụ na-enyere mmadụ aka inweta ihe ịga nke ọma. #Obodo chọrọ nkwụsiike n'ọchịchị iji nwee ọganihu. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/stability stability] [[otú:aha]] 3uxvzrptr8kl00vuz3nsc1cznmmszpg 67708 67686 2026-11-09T21:09:53Z Eboms Divinefavour 1028 #Asọmpi 2026 67708 wikitext text/x-wiki l '''Nkwụsiike''' ==Nkọwa== Nkwụsiike bụ ọnọdụ mmadụ maọbụ ihe ịnọgidesi ike n'otu ọnọdụ, n'enweghị ịma jijiji, ịda mba maọbụ ịgbanwe ngwa ngwa. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Nkwụsiike n'ọrụ na-enyere mmadụ aka inweta ihe ịga nke ọma. #Obodo chọrọ nkwụsiike n'ọchịchị iji nwee ọganihu. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== [[File:ig-Nkwụsiike.ogg]] ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/stability stability] [[otú:aha]] 26f75qz7ht06ptw7wxi1tg70umko94y Alaokporo 0 9150 67683 2026-11-09T19:16:42Z Nma jeni 626 Nma jeni moved page [[Alaokporo]] to [[Ala okporo]]: Misspelled title 67683 wikitext text/x-wiki #KÚFÙ [[Ala okporo]] jktvc2opkfgtrt5kfm7oidjlatl682l Nnyocha data 0 9151 67702 2026-11-09T20:14:08Z Eboms Divinefavour 1028 Created new entry #Asọmpi 2026 67702 wikitext text/x-wiki '''Nnyocha data''' ==Nkọwa== Nnyocha data bụ usoro ịnakọta, ịhazi, inyocha na ịkọwa ozi e nwetara iji chọpụta ihe ọ pụtara maọbụ nweta azịza nye ajụjụ nyocha. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Nnyocha data na-enyere ndị nchọpụta aka ịghọta nsonaazụ ọmụmụ ha. #Onye nyocha ahụ jiri usoro mgbakọ na mwepụ mee nnyocha data ya. #Tupu e dee akụkọ nyocha, ọ dị mkpa ka e nyochaa data niile e chịkọtara. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/data_analysis data_analysis] [[otú:aha]] 0pbr3ltcb90ucn2be3qleig2oucl1yy Agụmakwụkwọ 0 9152 67703 2026-11-09T20:21:45Z Eboms Divinefavour 1028 Created new entry #Asọmpi 2026 67703 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Agụmakwụkwọ bụ usoro inweta ihe ọmụma, nkà na amamihe site n'ịmụ akwụkwọ, ịga ụlọ akwụkwọ maọbụ inweta ọzụzụ n'ụdị dị iche iche. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Agụmakwụkwọ bụ isi ihe na-akwalite mmepe obodo. #Nne na nna kwesịrị ịgba ụmụ ha ume ka ha nweta agụmakwụkwọ dị elu. #Gọọmentị kwesịrị itinyekwu ego n'ọrụ agụmakwụkwọ iji kwalite ogo mmụta ụmụakwụkwọ. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/education education] [https://en.wiktionary.org/wiki/scholarship scholarship] [[otú:aha]] 1be09e32nhw15cjvcl5pwivsyht2caf 67709 67703 2026-11-09T21:11:52Z Eboms Divinefavour 1028 #Asọmpi 2026 67709 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Agụmakwụkwọ bụ usoro inweta ihe ọmụma, nkà na amamihe site n'ịmụ akwụkwọ, ịga ụlọ akwụkwọ maọbụ inweta ọzụzụ n'ụdị dị iche iche. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Agụmakwụkwọ bụ isi ihe na-akwalite mmepe obodo. #Nne na nna kwesịrị ịgba ụmụ ha ume ka ha nweta agụmakwụkwọ dị elu. #Gọọmentị kwesịrị itinyekwu ego n'ọrụ agụmakwụkwọ iji kwalite ogo mmụta ụmụakwụkwọ. ===olumba=== ===Mkpọpụta=== [[File:ig-agụmakwụkwọ.ogg]] ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/education education] [https://en.wiktionary.org/wiki/scholarship scholarship] [[otú:aha]] 49uyhldzy4e9ie0x1txp3tzihlxlby6 ụta(ngwa) 0 9153 67714 2026-11-10T08:19:58Z Chrysella 166 Kere okwu ọhụrụ 67714 wikitext text/x-wiki [[Image:Ballista.gif|thumb|Ballista, circa 50 ]] ==Nkọwa== # Ngwa agha ochie nke e mere n'ụdị ụta akpede, nke e ji agbapụ nnukwu ihe ndị dị arọ n'ebe dị anya. # Ọ bụ nnukwu ngwa agha e ji n'oge ochie agbapụ akụ, ube na okwute n'ebe ndị iro nọ, karịchaa mgbe a na-alụ agha ma ọ bụ na-awakpo obodo ndị e wusiri ike. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== # Ndị agha ahụ jiri ụta chụpụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá # A gbara ụta agha ha ọkụ ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== [https://en.wiktionary.org/wiki/ballista ballista] 0yo01asyb9lo8p5iu1slzunl7ousunb 67715 67714 2026-11-10T08:21:55Z Chrysella 166 67715 wikitext text/x-wiki [[Image:Ballista.gif|thumb|Ballista, circa 50 ]] ==Nkọwa== # Ngwa agha ochie nke e mere n'ụdị ụta akpede, nke e ji agbapụ nnukwu ihe ndị dị arọ n'ebe dị anya. # Ọ bụ nnukwu ngwa agha e ji n'oge ochie agbapụ akụ, ube na okwute n'ebe ndị iro nọ, karịchaa mgbe a na-alụ agha ma ọ bụ na-awakpo obodo ndị e wusiri ike. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== # Ndị agha ahụ jiri ụta chụpụ ndị nche ọnụ ụzọ ámá # A gbara ụta agha ha ọkụ ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== [https://en.wiktionary.org/wiki/ballista ballista] [[Category:Aha]] tdxre8ts2uy7p2wcnt4bt5ua0td5tx0 achara(osisi) 0 9154 67717 2026-11-10T08:44:32Z Chrysella 166 Kere okwu ọhụrụ 67717 wikitext text/x-wiki [[Image:Bamboo DSCN2465.jpg|thumb|right|Bamboo]] ==Nkọwa== # Achara bụ ụdị ahịhịa toro ogologo ma nwee ngalaba na-apụta n'akụkụ ya. A na-eji ya arụ ụlọ, eme oche, nkata na ọtụtụ ihe ndị ọzọ. # Achara bụ nnukwu ahịhịa nwere mkpụkọ na oghere n'ime ahụ ya, nke na-eto ogologo ma na-esi ike ka ọ na-etolite. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== # Ndị a gara gbute achara n'ọhịa # Ndị mba China na ejikarị achara arụ ụlọ ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Ọtọsi (Enugwu-Agidi) ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/bamboo bamboo] [[Category:Aha]] dop7bcpzmo1yeum0zmj6xe1gykx970z ute achara 0 9155 67718 2026-11-10T09:11:43Z Chrysella 166 Kere okwu ọhụrụ 67718 wikitext text/x-wiki [[File:Bamboo mat.jpg|thumb|Bamboo mat]] ==Nkọwa== Bụ ụdị ute eji osisi achara wéé kpá ==Nkejiasụsụ== Aha ===Ọmụmatụ=== # Eji ute achara mee ihe ịchọ mma n'ụlọ ọrụ nkà ahụ. # A ga m amụ ka esi akpa ute achara ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Ute ọtọsi (Enugwu-Agidi) ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== Bamboo mat [[Category: Aha]] ra7vpmqdjwg0s4f81a39a3ilh77dsuo Nnonikechukwu 0 9156 67719 2026-11-10T09:24:27Z Chinasa Joy 2203 Created an article 67719 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ aha mmadụ nke pụtara na mmadụ nọ na aka chineke ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nnonikechukwu bụ aha nwam nwoke ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== I am in the power of God grr8xsgjg9pwxpp228vdwyhd8q5peod