Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.48.0-wmf.4 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Ahamefuna 0 79 67731 41923 2026-11-10T18:19:13Z Chizoba Amanambu 1232 #Asọmpi 2026 67731 wikitext text/x-wiki '''Ahamefuna''' ==Nkọwa== Ihe a bụ aha Igbo a na-enye nwa nwoke ịmụta nwa ghịara nne na nna ya ahụ. Ọ bụkwa okwu nkasịobi n'aha ndị nwe nwa a efughị efu ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Ahamefuna bụ aha mmadụ # Ọ bụ aha a na-enye nwa nwoke ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Ahamefuna.wav|áká_èkpè|thumb|Ahamefuna ]] ===Olumba=== ==Ọnịcha== *Afamefuna ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wikitionary.org/wiki/"my name shall not lost"]. [[Òtù:aha]] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Mmadụ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] h6fq25enl16klxk5rkcrmdaoup6jlxn Aka Edemede 0 100 67723 23265 2026-11-10T12:57:43Z Chizoba Amanambu 1232 Asọmpi 2026 67723 wikitext text/x-wiki '''Aka Edemede''' [[Usòrò:Sinhala hand writing b.jpg|thumb|right|alt=Aka edemede|Aka edemede]] ==Nkọwa== Nke a na-egosi ka aka edemede mmadụ si adị n'ihu akwụkwọ ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Aka edemede nwanyi a mara mma nke ụkwuu # Nwata akwụkwọ a nwere aka edemede dị mma # A na-agụtanwu ihe o dere n'akwụkwọ n'ihi na ọ nwere ọmarịcha aka edemede ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Hand writing [[Category:Aha]] 0l75k9ee8shrzu273dcvk5x9ag9e8me 67729 67723 2026-11-10T18:17:03Z Chizoba Amanambu 1232 #Asọmpi 2026 67729 wikitext text/x-wiki '''Aka Edemede''' [[Usòrò:Sinhala hand writing b.jpg|thumb|right|alt=Aka edemede|Aka edemede]] ==Nkọwa== Nke a na-egosi ka aka edemede mmadụ si adị n'ihu akwụkwọ ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Aka edemede nwanyi a mara mma nke ụkwuu # Nwata akwụkwọ a nwere aka edemede dị mma # A na-agụtanwu ihe o dere n'akwụkwọ n'ihi na ọ nwere ọmarịcha aka edemede ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== == Nsukka == * Eka edemede ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Hand writing [[Category:Aha]] svyzbywp0wao3eic5k85cnklkj4l2uc Ebubechi 0 497 67739 19070 2026-11-10T22:41:15Z Ozims Divine 1011 #Asọmpị 2026 67739 wikitext text/x-wiki Ebubechi ===Nkọwa=== Ebubechi pụtara na ebube chukwu erika maọbu Aha ahụ na-egosipụta ike dị ebube nke Chineke Pụrụ Ime Ihe Niile. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== *Ebubechi bu aha ana-kpo nwata nwoke na nwanyị na ala igbo. *Ebubechi na-agụ akwụkwọ maka ule na-abịa abịa. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ebubechi.ogg]] ===Olumba=== Ebubechukwu ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== The glory and greatness of God [[Òtù:Wiki Loves names]] 0jpdhntaejh7n0s8lamsmp6018j2x5u Mgbe ụfọdụ 0 895 67748 3521 2026-11-11T11:47:14Z Bigcee007 1189 /* Ọmụmaatụ */ 67748 wikitext text/x-wiki '''Mgbe ụfọdụ''' =Nkọwa= Mgbe ufọdụ bụ otu esi egosi ihe na anaghi eme mgbe niile ===Nkeịiasụsụ=== Nkwuwa ===Ọmụmaatụ === # Mgbe ụfọdụ anyi anaghị aghọta ihe onye nkuzi na-akuzi # Mgbe ụfọdụ, ana m aga ahịa n'ụtụtụ. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Mbge ụfọdụ =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/sometimes Sometimes] [[Òtù:nkwuwa]] 7sn8he7v3mx05m9asuk5vxg99k01vyq 67749 67748 2026-11-11T11:49:44Z Bigcee007 1189 #Asọmpi 2026 67749 wikitext text/x-wiki '''Mgbe ụfọdụ''' =Nkọwa= Mgbe ufọdụ bụ otu esi egosi ihe na anaghi eme mgbe niile ===Nkeịiasụsụ=== Nkwuwa ===Ọmụmaatụ === # Mgbe ụfọdụ anyi anaghị aghọta ihe onye nkuzi na-akuzi # Mgbe ụfọdụ, ana m aga ahịa n'ụtụtụ. # Mgbe ụfọdụ, mmiri ozuzo na-ezo n'oge ọkọchị. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Mbge ụfọdụ =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/sometimes Sometimes] [[Òtù:nkwuwa]] 68rl86zr4g3tyfvikki3xjpwi2qwlva oziọma 0 2941 67737 65066 2026-11-10T22:23:39Z Ozims Divine 1011 #Asọmpị 2026 67737 wikitext text/x-wiki '''oziọma''' =Nkọwa= Okwu e kwuru nke n'enye ọṅụ na olileanya iheọma. Ọtụtụ mgbe ana-eji ya atunyere [https://incubator.wikimedia.org/wiki/okwuchukwu okwuchukwu]. ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== *Enyi m nwoke a ji oziọma bịa *Ụbọchị ụka, anyị na anụ ozioma. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578_(ibo)-Flawdelianne-Ozioma.wav]] ===Olumba=== Ozi na-enye ndụ =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/gospel gospel ] [[Òtù:aha]] mn3h77hcrqehj6lrzymxd10f3574qy0 Nnabuife 0 5429 67736 65040 2026-11-10T22:17:17Z Ozims Divine 1011 #Asọmpị 2026 67736 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa == Nnabuife bụ aha mmadụ nke pụtara na nna bụ ezigbo ihe. ===Nkejiasụsụ === Aha ===Ọmụmaatụ === *Nnabuife bụ nwannem nwoke *Nnabuife enweta ego ===MKpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba222-Nnabuife.wav]] ===Olumba === === Ntụgharị na asụsụ ọzọ === ===Bekee === Father is something b0zuq84yvk615p7a2w5zny5lilfi4em Adakụ 0 8103 67738 67194 2026-11-10T22:30:11Z Ozims Divine 1011 #Asọmpị 2026 67738 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ aha a na-agụ ụmụnwanyi n'ala Igbo ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== *Adakụ bụ onye obodo m *Adaku bu nwata nwere nsọpụrụ. *Adaku nwere ụbụrụ akwụkwọ *Adaku bu onye na-agba onye nke mbu na klaasi anyi ===Olumba=== *adjiakụ ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Adakụ.ogg]] ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Daughter of wealth [[category:Aha]] [[category:Mmadụ]] 647nnm28cuukubg758hkg24b9rjpown Onye njigide 0 8756 67724 66804 2026-11-10T17:25:46Z Mmesoma Mary Faustina 1016 E mepụtara m peeji a #Asompi 2026 67724 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa== Onye njigide bụ onye na-ejide maọbụ na-echekwa ihe maka afọ n'abịa abịa. ===Nkejiasụsụ=== [[aha]] ===Omumatu=== # [[Nna]] m tụkwasịrị [[ego]] ya n'aka onye njigide ka ọ debe ya. # [[Obinna]] chọrọ ịbụ ọkaiwu onye njigide. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-onye njigide.ogg|thumb|left|Onye njigide]] ===Olumba=== Hausa: Wakili Yoruba: Aṣojú ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/retainer retainer] ===French=== [https://fr.wiktionary.org/w/index.php?search=mandataire&title=Sp%C3%A9cial%3ARecherche&profile=advanced&fulltext=1&searchengineselect=mediawiki&ns0=1&ns100=1&ns106=1&ns110=1 mandataire] ===German=== [https://de.wiktionary.org/wiki/Halter Halter] [[Category:Aha]] s2bh2ni7fj0fttadn88d8s7oep0n1on mmegwara 0 8777 67727 66806 2026-11-10T17:55:37Z Mmesoma Mary Faustina 1016 E mepụtara m peeji a #Asompi 2026 67727 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mmegwara [[bụ]] [[omume]] ime ihe megide mmadụ n’ihi ihe ọjọọ o mere [[gị]] na mbụ, iji kwụghachi [[ya]] [[ụgwọ]] [[maka]] ihe ahụ. ===Nkejiasụsụ=== [[aha]] ===omumatu=== *Nnem sị onye tie mụ ihe, m mmegwara [[ya]]. * Onye nkuzi anyị kuziri anyị na mmegwara adịghị mma. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-mmegwara.ogg|thumb|left|mmegwara]] ===Olumba=== Hausa: Ramawa Yoruba: Ìgbẹ̀san ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/retaliation retaliation] ===French=== [https://fr.wiktionary.org/wiki/retaliation retaliation] ===Spanish==== [https://es.wiktionary.org/wiki/represalia represalia] ===German=== [https://de.wiktionary.org/wiki/Rache Rache] [https://de.wiktionary.org/wiki/Vergeltung Vergeltung] ===Hausa=== [https://ha.wiktionary.org/wiki/Ramuwar_Gayya Ramuwar gayya] [[Category:aha]] p45tvewnb8f2q8a0l0lsftjlexizb1r Njigide 0 8787 67730 66807 2026-11-10T18:17:08Z Mmesoma Mary Faustina 1016 E mepụtara m peeji a #Asompi 2026 67730 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Njigide bụ usoro ịchekwa ihe ka ọ ghara ịla n’iyi ma ọ bụ ịpụ. Ọ bụ Ikike icheta ihe mmadụ mụtara nakwa ime ka ndị ọrụ nọgide n’ọrụ ha. ===Nkejiasụsụ=== [[aha]] ===Omumatu=== #Ụlọ ọrụ ahụ na-agba mbọ maka njigide ndị ọrụ ya ka ha ghara ịhapụ ọrụ ahụ ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Njigide.ogg|thimb|left|Njigide ]] ===Olumba=== Hausa: Riƙewa Yoruba: Dídúró ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/retention retention] ===French=== [https://fr.wiktionary.org/wiki/r%C3%A9tention rétention] ===German=== [https://de.wiktionary.org/wiki/Beibehaltung Beibehaltung] ===Spanish=== [https://es.wiktionary.org/wiki/retenci%C3%B3n retención] [[Category:aha]] ojgdddbjf1o1w14bpv9kecjk8iztb2s nkwutọ 0 8807 67734 66808 2026-11-10T18:38:23Z Mmesoma Mary Faustina 1016 E mepụtara m peeji a #Asompi 2026 67734 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== nkwutọ [[bụ]] ikwu [[okwu]] ụgha maọbụ ikwu ihe [[na]]-abụghị [[eziokwu]] [[banyere]] mmadụ [[ọzọ]], nke nwere [[ike]] imebi [[aha]] onye ahụ. ===Nkejiasụsụ=== [[ngwaa]] ===Omumatu=== #Ngozi kwutọrọ Ada n'[[ihu]] ndị mmadụ. #Ekwela ka nkwutọ [[mee]] ka [[gị]] [[na]] [[enyi]] [[gị]] bụrụ ndị iro. ===Mkpọpụta=== [[file:Ig-nkwutọ.ogg|thumb |left|nkwutọ ]] ===Olumba=== Hausa:yin ba'a Yoruba:ẹ̀gàn ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/ridicule#English ridicule] ===French=== [https://fr.wiktionary.org/wiki/raillerie raillerie] ===German=== [https://de.wiktionary.org/wiki/Spott Spott] ===Spanish=== [https://es.wiktionary.org/wiki/rid%C3%ADculo ridículo] [[Category:ngwaa]] hpd8e3uvjjr3x2vlgailjsxnu9ffcu1 Buo 0 9023 67743 67713 2026-11-11T05:24:48Z Geraldine Kene 966 67743 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mkpụrụokwu a bụ buo na-ekwu maka ibu ma ọ bụ ibute ihe. Ọ bụ okwu eji agwa mmadụ ka o bute ihe. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Tensị=== Tensị Ndịniihu ===Ọmụmaatụ=== 1. Onyenkuzi gwara ya buo oche niile ndị ahụ. 2. Ha gwara Eze ka ọ buo mmiri ahụ niile bupu. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị== ===Bekee=== Carry f27q8kpjmovqlrocgawnlsvh35wwvyp Batara 0 9050 67744 67712 2026-11-11T05:25:52Z Geraldine Kene 966 67744 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ mkpụrụokwu nke na-ekwu na mmadụ ma ọ bụ ihe bịara n'ime ebe. Ọ bụ ngwaa ma bụrụkwa tensị Ndịmmecha ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== 1. Ego batara n'ime ụlọ anyị 2. Eze batara ebe a mgbe anyị kpọrọ ya oku ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== -To come in -Came in 7j67u81xrpikgub3ggoydd8hfhxvc84 67745 67744 2026-11-11T05:26:56Z Geraldine Kene 966 67745 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ mkpụrụokwu nke na-ekwu na mmadụ ma ọ bụ ihe bịara n'ime ebe. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Tensị=== Tensị Ndịnaazụ ===Ọmụmaatụ=== 1. Ego batara n'ime ụlọ anyị 2. Eze batara ebe a mgbe anyị kpọrọ ya oku ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== -To come in -Came in eju9f3aeu844h4zpq6yem0fosiynb28 67746 67745 2026-11-11T09:12:22Z Geraldine Kene 966 /* Bekee */ 67746 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ mkpụrụokwu nke na-ekwu na mmadụ ma ọ bụ ihe bịara n'ime ebe. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Tensị=== Tensị Ndịnaazụ ===Ọmụmaatụ=== 1. Ego batara n'ime ụlọ anyị 2. Eze batara ebe a mgbe anyị kpọrọ ya oku ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== -Entered -Came in ahaee34n3dpqp3oh3mcdscqyl1jmas7 nchụpụ 0 9157 67721 2026-11-10T12:10:36Z Chrysella 166 Kere okwu ọhụrụ 67721 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== # Ịchụpụ mmadụ n'obodo ma ọ bụ n'ala ya dịka ntaramahụhụ n'ihi mmejọ o mere. # Iwu ma ọ bụ omume nke ịmachibido mmadụ ibi ma ọ bụ ịnọ n'otu obodo ma ọ bụ ebe o si. Ọ na abụkarị dịka ntaramahụhụ ihe o metara ma ọ bụ iwu ọ dara. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== # Ndị obodo nyere Okeke ntaramahụhụ nchụpụ n'ihi nwatakịrị ahụ o gburu # E nwere iwu nchụpụ nye onye ọbula na-agwo ajọ ọgwụ na-obodo ma ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/banishment banishment] [[Category:Aha]] 1bie8kr8v5lw6m9sqqkxqr54fxgof8y okporo achara 0 9158 67722 2026-11-10T12:26:20Z Chrysella 166 Kere okwu ọhụrụ 67722 wikitext text/x-wiki [[Image:Bamboo DSCN2465.jpg|thumb|right|Bamboo]] ==Nkọwa== Nke a bụ ogwe dị ogologo ma sie ike nke sitere n'osisi achara. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== # A hụrụ na naanị otu okporo achara n'ebe ahụ # A chọrọ m ịzụta okporo achara ise m ga eji rụọ oche ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Bamboo stick [[Category:Aha]] jlz9tibzs7bx1smkeqhh3wuq9uhici2 Kenenna 0 9159 67725 2026-11-10T17:40:56Z Mummy Sonia 2131 Created an article 67725 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Aha ===Nkejịasụsụ=== Nke a bụ ana-akpọ mmadụ ===Ọmụmaatụ=== Aham bụ Kenechukwu ===Mkpọpụ7ta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== ThankGod. a1jbwl3te99dwllua6dscsch4wk7k6f Ọgọchukwu 0 9160 67726 2026-11-10T17:54:39Z Mummy Sonia 2131 Created an article 67726 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Aha ===Nkejịasụsụ=== Nke a bụ aha ana-kpo mmadụ ===Ọmụmaatụ=== Aha enyim nwanyị bụ Ogochukwu ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== God's good deeds hm3mujlkjtm99dnyxarzyc408y3l1dd Ụlọ anụmanụ 0 9161 67728 2026-11-10T18:10:56Z Mummy Sonia 2131 Created an article 67728 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Aha ===Nkejịasụsụ=== Nke a bụ aha ana-kpo ebe ana edebe anụmanụ ===Ọmụmaatụ=== Anyị gara ụlọ anụmanụ ka anyị ga hụ ụmụ anụmanụ ndi bụrụ nnukwu ibụ ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Zoo or Animals house 2sowyg2272u2soct5gxybqu4wqnvrq8 Ọgazị 0 9162 67732 2026-11-10T18:31:18Z Mummy Sonia 2131 Created an article 67732 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Aha ===Nkejịasụsụ=== Nke a bụ aha ana-kpo nnụnụ bi na ohịa ===Ọmụmaatụ=== Azutaram akwa ogazi taa ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Guinea fowl 0hk63s2yq4i71azqq2yuztkq2m2zptu 67733 67732 2026-11-10T18:36:39Z Mummy Sonia 2131 /* Ntụgharị n'asụsụ ọzọ */ 67733 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Aha ===Nkejịasụsụ=== Nke a bụ aha ana-kpo nnụnụ bi na ohịa ===Ọmụmaatụ=== Azutaram akwa ogazi taa ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Guinea fowl. 2ker8yqm82zuhw8fs596t1ihi8uiggw Ikemefula 0 9163 67735 2026-11-10T22:14:38Z Ozims Divine 1011 #Asọmpị 2026 67735 wikitext text/x-wiki "Ikemefula" ==Nkọwa== Nkea bụ aha Igbo pụtara na ike m mmadụ gara ịfụ, maka na ahụhụ ọ tara kpata ego ahụ. ==Nkeji asụsụ== Aha ==Olumba== ==Ọmụmaatụ== *Ikemefula bụ nwata agba ọma *Ikemefula agaghị eri osikapa ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Ikemefula.ogg]] ==Nyiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== May my strength never fail [[Category:Aha]] 5bzhnxybp8oi766o0tjobmn0ro39ced Biri 0 9164 67740 2026-11-11T04:43:13Z Geraldine Kene 966 Jiri '==Nkọwa== Mkpụrụokwu a bụ ngwaa eji egosi ọnọdụ mmadụ inọ n'ebe ma ọ bụ mmadụ ịdị ndụ. Ọ bụ okwu na-akọwa na o nwere ebe mmadụ ji mere ụlọ ma ọ bụ ebe obibi ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== 1. Ha gwara Chika ka o soro ha biri 2. Nne ya so ya biri ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee== Live' kere ihü 67740 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mkpụrụokwu a bụ ngwaa eji egosi ọnọdụ mmadụ inọ n'ebe ma ọ bụ mmadụ ịdị ndụ. Ọ bụ okwu na-akọwa na o nwere ebe mmadụ ji mere ụlọ ma ọ bụ ebe obibi ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== 1. Ha gwara Chika ka o soro ha biri 2. Nne ya so ya biri ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee== Live 7afewsb9sj363rfhvqyf4y4oikdsgkj Buliri 0 9165 67741 2026-11-11T04:57:53Z Geraldine Kene 966 #Expandingigboverbs 67741 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mkpụrụokwu a na-egosi na mmadụ ebuliela ihe. Onye ahụ nwere ike i si n'ala bulie ihe gaa n'elu, bugoo n'isi ya ma ọ bụ bunye onye ọzọ. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Tensị=== Tensị Ndịnaazụ ===Mkpọpụta==== ===Olumba=== ===Ọmụmaatụ=== 1. Eze buliri nwata ahụ elu 2. Anyị buliri ihe onyinye anyị elu n'ihu ndị ụka niile ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Carried q2iokjcwsdhusdi7d4mn4vu24bafsn0 67742 67741 2026-11-11T05:22:13Z Geraldine Kene 966 /* Ọmụmaatụ */ 67742 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mkpụrụokwu a na-egosi na mmadụ ebuliela ihe. Onye ahụ nwere ike i si n'ala bulie ihe gaa n'elu, bugoo n'isi ya ma ọ bụ bunye onye ọzọ. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Tensị=== Tensị Ndịnaazụ ===Mkpọpụta==== ===Olumba=== ===Ọmụmaatụ=== 1. Eze buliri nwata ahụ elu 2. Anyị buliri ihe onyinye anyị elu n'ihu ndị ụka niile ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Carried peuhe6qvl53whyglch8zy94xvyzj32f Ịda 0 9166 67747 2026-11-11T09:23:07Z Geraldine Kene 966 #Expanding igbo verbs 67747 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ mkpụrụokwu nke na-ekwu maka ọdịda ma ọ bụ mmadụ ịda. Mmadụ ma ọ bụ anụmanụ nwere ike ịda ada, mmadụ nwere ike ịda n'ule ma ọ bụ ajụjụ, osisi nwere ike ịda, ihe na-adịghị eku ume nwekwara ike ịda. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Tensị=== Tensị Ndịniihu ===Ọmụmaatụ=== # Nwanneka na-atụ egwu ịda ada # Osisi ahụ na-akwado ịda # Efere ahụ chọrọ ịda ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== -To fall -To fail 789vp77hzrqxaqwh5w9vm434d1w8e7d Chimauche 0 9167 67750 2026-11-11T11:54:23Z NsirimS 2082 Created an article 67750 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == Nke a bụ aha mmadụ nke pụtara na Chukwu ma uche obi m === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === Chimauche bụ nwata akwụkwọ mara ihe === Mkpọpụta === ===Olumba === ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ === ===Bekee === God knows my heart. moxzxl1rm6oopapadn07ybbljv2svny