Anya
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
Anya ahu bu ihe no na ahu mmadu ma na anumanu eji ele he. Nde mmadu ma anumanu nnuku nwere anya abuo. Anya anyi nwere ike ihu otu he chara, ma ihe gawa-agawa. Owere ike mata ma ahu ihe idi lee bu dika concrete m'obu dika mmiri.

Anya onye ocha di cha dika elu-igwe
Anya na mmadu nwere ike cha dika elu-igwe, cha dika ala, ma dike anyaanwu.