Wikiquote
igwikiquote
https://ig.wikiquote.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.21
first-letter
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wikikwotu
Ńkàtá Wikikwotu
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Otú:Amụrụ na 1924
14
8360
34252
24555
2026-09-26T23:13:32Z
Epohgx zoegbp
1522
[[Category:ndị mmadụ]]
34252
wikitext
text/x-wiki
[[Category:Amụrụ na 1924]]
[[Category:ndị mmadụ]]
aca7xiaqjz6j5wn0tonxqr97hxo28z6
Priscilla Williams
0
8829
34248
34246
2026-09-26T13:26:20Z
Epohgx zoegbp
1522
Epohgx zoegbp moved page [[Tinah Priscilla Williams]] to [[Priscilla Williams]]
34246
wikitext
text/x-wiki
{{databox}}
'''[[w:ig:Tinah Priscilla Williams|Tinah Priscilla Williams]]''' bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na-eje ozi dịka onye otu ndị omebe iwu nke North West Provincial kamgbe Mee afọ 2019. Ọ na-anọchite anya African National Congress. Na Junn afọ 2019, a họpụtara Williams onye isi oche nke kọmitii Pọtụfoliyo na mmepe mmekọrịta mmadụ na ahụike.
==Okwu ndi okwuru==
* Mgbe m malitere ịgbanwe okirikiri m, ma na-agagharị dị ka ụmụ nwanyị nwere uche bụ ndị na-eme nnukwu ihe, ọ na-emeghe uche m igwu egwu n'ọkwa dị elu. Ahụrụ m n'anya nke ukwuu inye ụmụ nwanyị ike ibi ndụ nke Chineke kere maka ha.
**[https://www.huffpost.com/entry/priscilla-williams-the-woman-living-her-dreams-out_b_59a87bd1e4b0bef3378cd723]
* Enwere m mmasị n'inyere ụmụ nwanyị aka, n'ihi na e nwere ụmụ nwanyị dị ike na-enyere m aka ịbịarute ebe m nọ. Ndụ m gbanwere kpamkpam makwa mma mgbe m kpebiri itinye ego na onwe m wee were onye nchịkwa.
**[https://www.huffpost.com/entry/priscilla-williams-the-woman-living-her-dreams-out_b_59a87bd1e4b0bef3378cd723]
* Ndị na-akwado gị ma chọọ ịhụ ka ị meriri. Mgbe m hụchara mgbanwe ná ndụ m, amatara m na apụghị m idebe ihe m mụtara n’onwe m. Ekwesịrị m ịkọrọ ya ụwa.
**[https://www.huffpost.com/entry/priscilla-williams-the-woman-living-her-dreams-out_b_59a87bd1e4b0bef3378cd723]
* Ekwenyere m na ọ na-ewe atụmatụ na ịkọwapụta mgbe bụ oge kwesịrị ekwesị iji kwụsị ọrụ gị. O siri ike ịbụ onye ọchụnta ego, mana ekwetaghị m na ị ga-eme ka ọ sie ike na onwe gị site n'ịgbanyụ ọkụ na gas gị n'ihi na ị nweghị ego.
**[https://www.huffpost.com/entry/priscilla-williams-the-woman-living-her-dreams-out_b_59a87bd1e4b0bef3378cd723]
* Ahụrụ m ka ọtụtụ mmadụ na-amaba n'ịzụ ahịa oge niile mana ha akwadobeghị site na ịchekwa ego, ime njikọ ziri ezi, ma ọ bụ ọbụna itinye ego n'ime mmadụ iji nyere ha aka iru ebe ahụ.
**[https://www.huffpost.com/entry/priscilla-williams-the-woman-living-her-dreams-out_b_59a87bd1e4b0bef3378cd723]
* Ọ na-ewe oge ma ọ naghị eme otu abalị. Ịnọgide na-agbanwe agbanwe, na-ekpo ọkụ na mkpali ga-eme ka ị na-eme ihe ị chọrọ n'agbanyeghị ihe ọ bụla.
**[https://www.huffpost.com/entry/priscilla-williams-the-woman-living-her-dreams-out_b_59a87bd1e4b0bef3378cd723]
* Ọkwa nke ihe ịga nke ọma nke ịchọrọ ga-ewe ụfọdụ ọrụ siri ike, yana ụfọdụ ụra abalị. Ọ dị gị n'aka ikpebi otú isi chọọ ya n'ezie?
**[https://www.huffpost.com/entry/priscilla-williams-the-woman-living-her-dreams-out_b_59a87bd1e4b0bef3378cd723]
* M ga-asị na-enwe ndidi ma ghara ịda mbà ngwa ngwa. Ịgba ọsọ azụmahịa abụghị ihe bara ọgaranya ngwa ngwa. Ọ na-ewe oge, mgbalị, ego, ịdị mma, na ogologo ndụ. Ịzụ ahịa abụghị maka ndị dara mbà n'obi. Ị nwere ike ọ gaghị enwe nsonaazụ ozugbo, mana m na-ekwe nkwa ma ọ bụrụ na ị na-etinye aka na nrọ gị, nrọ gị ga-anọgide na-etinye aka na gị.
**[https://www.huffpost.com/entry/priscilla-williams-the-woman-living-her-dreams-out_b_59a87bd1e4b0bef3378cd723]
== Njikọ mpụga ==
{{Wikipedia}}
{{DEFAULTSORT:Williams, Priscilla}}
[[Category:Ndị dị ndụ]]
[[Category:Ụmụ nwanyị]]
[[Category:Ụmụ nwanyị si South Africa]]
[[Category:Ụmụ nwanyị ndọrọndọrọ ọchịchị]]
[[Category:Ndị ndọrọndọrọ ọchịchị si South Africa]]
8vfrl150c0wa66hevossz4j73mp5ut5
Tinah Priscilla Williams
0
12407
34249
2026-09-26T13:26:20Z
Epohgx zoegbp
1522
Epohgx zoegbp moved page [[Tinah Priscilla Williams]] to [[Priscilla Williams]]
34249
wikitext
text/x-wiki
#KÚFÙ [[Priscilla Williams]]
af4hsetyh76ntim30kp0hwqxazq5pff
Ńkàtá ojiarụ:Richard Nevell
3
12408
34250
2026-09-26T16:00:21Z
DolphybBot
1417
Nabata onye ohuru na Igbo Wikikwotu! (bot)
34250
wikitext
text/x-wiki
{{Nnọọ|username=Richard Nevell|sign=[[Ojiarụ:DolphybBot|DolphybBot]] ([[Ńkàtá ojiarụ:DolphybBot|ṅkátá]]) 17:00, 26 Septemba 2026 (WAT)}}
af0xqf09ah2370qqh6mg56mevpr5noc
Bonnie St. John
0
12409
34251
2026-09-26T23:07:34Z
Chizoba Amanambu
1518
Mbipụta ọhụrụ
34251
wikitext
text/x-wiki
'''Bonnie St. John'' (amụrụ na Nọvemba 7, 1964) bụbu onye na-eme egwuregwu ski Paralympic Amerịka, odee, na onye na-ekwu okwu n'ihu ọha. E bepụrụ St. John ụkwụ aka nri ya n'okpuru ikpere mgbe ọ dị afọ ise. N'agbanyeghị ihe ịma aka ndị a, ọ gara n'ihu na-eme nke ọma dịka onye egwuregwu, ọkà mmụta, nne na nwanyị azụmaahịa. Ọ bụ onye Afrịka-Amerịka mbụ meriri ihe nrite na asọmpi Winter Paralympic dịka onye ọsọ ski, na onye Afrịka-Amerịka mbụ nwetara ihe nrite na asọmpi paralympic ọ bụla. St. John nwetara ihe nrite ọla nchara na ọlaọcha n'ọtụtụ ihe omume ski alpine n'oge Winter Paralympics nke afọ 1984. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Harvard ma nweta onyinye ịgụ akwụkwọ n'efu na Rhodes, St. John gara n'ihu ime nke ọma n'ọrụ oyibo, nke mbụ bụ ire ahịa n'IBM, wee banye ịbụ onye ndụmọdụ ụlọ ọrụ. O dekwala akwụkwọ isii, gụnyere ótù ya na nwa ya nwanyị Darcy, na di ya, Allen P. Haines dere.
== Okwu ndị o kwuru ==
* Arụsiri m ọrụ ike iji nwee ike isonye,na ịbụ ótù n'ime ya. N'ótù aka ahụ, o juru m anya nke ukwuu maka ótú m si mee nke ọma. Ọ bụ ihe ijuanya nyere m,"
* A zụsiri m onwe m íké. A nọrọ m oge ekpomọkụ n'oshimiri ice. M na ndị na-eme egwuregwu nwere ụkwụ abụọ nwere ọzụzụ, mana enweghị ọtụtụ ohere n'oge ahụ iji tụnyere onwe m na ndị asọmpi ndị ọzọ, ya mere a maghị m òtù m ga-esi eme ya."
* "Mgbe m meriri, ọ tụrụ m n'anya, ma ndị ọzọ, n'uche m. Ọ bụ mgbe e mesịrị ka m ghọtara na m bụ onye Afrịka-Amerịka mbụ meriri," "Ewuuu Chi m, nke ahụ pụrụ iche. Ọ dị egwu. Ndị Afrịka-Amerịka ebughị ibu n'egwuregwu ahụ, mana nke ahụ bụ nnukwu ihe dị mkpa."
* "Aghọrọ onye nchụnta ego iji chịkọta ego, were ndị nkuzi ihe egwuregwu n'ọrụ, ịga ebe m nwere ike ime ihe ọzụzụ m ma mepụta ohere nke m iji nwee ike ịbụ onye na-agba ọsọ ski. E nweghị usoro nkwadebe na ọzụzụ ndị egwuregwu ndị isi ojii nwere otu ụkwụ na San Diego, California,"
* "Ọ dị egwu," St. John kwuru. "Mgbe m malitere ịgba ski, a dara m ádá ugboro ugboro. Ọbụladị mgbe m bidoro ime ọfụma ịgba ski ma malite ịgba ọsọ, ọ siri ike na mbụ. A mụtala m na ọ na-eme ugboro ugboro."
* "Maka na-agbasiri m mbọ ike inweta ohere ahụ, e tinyere m uchu imepụta ihe ukwu n'ime ya. "Akụkọ m bụ ihe akaebe na ọ bụrụ na i nwe mkpali ma chọọ ime ihe mgbanwe, n'ezie ị ga-emewu ya."
* Dịka onye ọrụsị na-agba ski, ụdị anya ndị mmadụ na-ele anyị na emo ha na-akwa anyị n'ihi ndiiche anyị amarala anyị ahụ. A natara m ọtụtụ mkparị n'aka ndị ocha na-agba ski gbara dimkpa mana mkparị si n'aka ndị ọrụsị ibe m adịghị ọtụtụ.
* Imeri ihe nrite ma bụrụ onye Afrịka-Amerịka mbụ, ihe ndị ahụ niile chịkọtara ọnụ bụ ihe mere ka obi sie m ike ma mee ka m wegokwuo ọchụchọ obi m elu,"
* Mgbe m nọ na Paralympics, emere m ihe niile m nwere ike ime iji kwado Paralympic na Olympic Movement."
* "Oge mbụ m malitere ịrụ ọrụ na White House, e mere m ụfọdụ mmejọ ihere mana ị ga-ewego onwe gị elu ma malite ọzọ, n'ọkwa ọbụla,"
* "Ọ kwuru ọ na-eme ọtụtụ ihe emume iji zụlite ndị isi ụlọ ọrụ Amerịka, nke gụnyere ụmụ nwanyị na ndị na-eweghị ka ọha ha." "Ụmụ nwanyị na ndị na-enweghị ka ọha ha nwere nsogbu ịgbago n'ọkwa (Paralympic na) Olympic Movement, nke anyị na-ahụ n'ụwa ụlọ ọrụ. Ya mere inwe ike iweta mgbanwe maka ụmụ nwanyị na ndị na-enweghị ka ọha ha maka ịgbago n'ọkwa ọchịchị n'ala Amerịka bụkwa ihe dị m ezigbo mkpa.
* "Ọ dị m ezigbo mkpa ịbụ onye nlereanya maka ụmụ nwanyị, ndị na-enweghị ka ọha ha na ndị ọrụsị.
* "N'ezie a bụghị m naanị onye nlereanya, 'Lee ihe m mere, ị ga emenwu ya', nakwa inye ndị mmadụ ngwaọrụ na usoro na nyocha iji ghọta otu esi emeri ihe mgbochi ndị ahụ. Ọmasịrị m na m ga-emenwu ihe ndị ahụ."
* "Anyị kwesịrị ị na-ewepụta ohere maka ndị na-enweghị ka ọha ha na ụmụ nwanyị, inye ha nkwado na ọzụzụ, nakwa inye ha ohere maka inwe ndị mmeri dị iche iche,"
* "Inwe ọtụtụ ụmụ nwanyị na ndị na-enweghị ka ọha ha na-eme nke ọma n'egwuregwu na-enyere aka (nnọchiteanya n'ụwa) ụlọ ọrụ. Ma inwe ọtụtụ ụmụ nwanyị n'ụwa ụlọ ọrụ, na-agbago n'ọchịchị, na-enyere aka (nnọchiteanya n'ụwa) egwuregwu," dịka o kwuru. "E nwere m ngala ịrụ ọrụ n'akụkụ abụọ ahụ iji mee ihe mgbanwe maka ụmụ nwanyị na ndị na-enweghị ka ọha ha.
* "E kwesịrị m ịtụ onwe m mbọ mgbe ụfọdụ iji ghọta ihe mgbochi ndị m meriri. Obi na-atọkwa m ụtọ nke ukwuu ịja ndị na-aga n'ihu na-emeri ihe mgbochi ndị ahụ ma na-agbanwe ụwa ike.
* "Imeri ihe mgbochi na ski agbala m ume ma nye m obi ike iji wee mepụta ihe mgbanwe maka ndị ọzọ. Ma e nwere mngala na m mere nke ahụ."
**[https://www.paralympic.org/feature/first-african-american-woman-win-winter-games-medal-incredible-milestone Nwanyị Afrịka-Amerịka mbụ nwetara ihe nrite n'egwuregwu nke oge oyi: 'ihe dị egwu'] ''Kọmitii Paralympic nke Mba Nile'' (12 Febụwarị 2023)
* Mgbasa ozi “Etu M Si Hụ Ya”: “A nọ m n’ihu n’egwuregwu slalom, n’ọsọ nke abụọ, onye ọ bụla dabara n’ebe dị njọ. Ótù nwanyị biliri ngwa ngwa tupu m ebilie meriri m. A mụtara m na ndị mmadụ na-ada ada, ndị mmeri na-ebili, ma ndị ihe nrite ọlaedo na-ebili ngwa ngwa.”
* “Dịka ndị nchụnta ego, ịkwesịrị ịpụ, sonye n'asọmpi n'ọkwa kachasị elu, mana i nweghị ihe niile ị ga-achọ ịnwe,” dịka o kwuru. "I nweghị ezigbo akụrụngwa ruru gị. Ego siri ike. Ị ga ahụ onwe gị n'ọnọdụ ndị ị na-agaghị atụ anya. Ị ga-agbasapụ obi ma nọgidesie ike."
* "A hụrụ m okwu ahụ bụ 'nnọgharị' n'anya karịsịa n'ihi na ọ gụnyere ma ihe ọhụrụ na nnọgidesi ike. Ị ga-emepe ihe ọhụrụ. Ị nụla okwu Einstein banyere ịyị ara, ee? Ma, enwere m ikiike ịgwa Einstein ihe ọhụrụ. N'ụwa taa, nkọwa nke ịyị ara na-eme otu ihe ugboro ugboro ma na-atụ anya "otu" ihe. Ị gaghị eme ihe imere n'afọ gara ma na-atụ anya ka ọ rụọ ọrụ. Ihe na-agbanwe agbanwe. A ga m na-amụta ihe ọhụrụ ma na-agbanwe azụmahịa m. N'afọ ndị gara aga agbakwunyere m ọrụ gafere okwu ọnụ dị ka ọzụzụ onye ndu, ịkwado ọgbakọ zuru ụwa ọnụ, na ide akwụkwọ. Ugbu a, a na m arụ ọrụ na mmemme 'zụọ onye na-enye ọzụzụ' na nkwụsi ike nke gụnyere ngwa nkeonwe. Ị kwesịrị ịdị na-eme ihe ndị ịnaghị emebu mgbe niile, na-eto eto, na-etolite ma na-anọgide ma na-adị ike. Ị ga-amụta nkà ndị ahụ n'egwuregwu, ma ị na-anọgide na-eji ha eme ihe dịka onye nchụnta ego. "
* Ị ga-amụta ụkpụrụ a n'egwuregwu, ma daberekwa na ya dịka onye nchụnta ego. A gbara m ski n'oge ekpomọkụ maọbụ oyi nke dị 50 n'okpuru efu. E nweghị ọtụtụ ihe mmasị dị n’ibi n'akụkụ osimiri ice n'oge ọkọchị. Na Colorado, a na m eje ije otu maịlụ iji rụọ ụlọ ọrụ n'ụtụtụ n'elekere ise nke ụtụtụ. Òtù ahụ ka m si akwado onwe m dịka onye egwuregwu. Nchụta ego dịkwa otu ahụ: Ị gaghị anabata ndị mmadụ ka ha rụọ ọrụ niile ị ga-enwe mmasị ịrụ. Nke ahụ bụ ihe nrite i nwere ike inwe na nnukwu ụlọ ọrụ, mana ị gaghị enweta ihe nrite nke ịsị 'Nke ahụ abụghị ọrụ m' na ụlọ ọrụ na-amalite amalite.”
* "Ị chọrọ ezigbo atụmatụ na mgbakwunye ebumnuche siri ike. M onwe m dịka onye egwuregwu, ọ bụ inweta ọtụtụ ụbọchị na snow na ịnweta ndị nkuzi dị mma. A kwapụrụ na San Diego, chịkọta ego, ma n'oge ọkọchị, a kwabara m n'ụlọ dị n'akụkụ osimiri ice maka ọzụzụ m. N'uche m, ótù n'ime ihe mere m ji merie bụ na a mụtara m ịhazi onwe m nke ọma karịa ndị asọmpi ndị ọzọ, kwalite onwe m, were ndị nkuzi, chọpụta otu m ga-esi mee ka ihe niile mezuo. Ọ bụ ọzụzụ dị mma maka ịghọ onye nchụnta ego—ị ga-eyi okpu niile. Ị ga-ewe ndị mmadụ n'ọrụ, zụọ ha, ma hazie onwe gị na ndị òtù gị ka ihe dị mma mee.”
* '''"'''A dị m obere mgbe m mụtara ịgba ski ma chọpụta na m nwere ike ịdị mma," o kwuru. "N'ihi ya, ebe nlegara anya m bụ isonye n’Olympics. Nke ahụ kpaliri m, ma na-akwanye ọkụ n'ime m. Mgbe m na-eche oge m na Colorado, abụghị m naanị 'onye na-eme ski' - a na m akwara onwe m ụzọ isonye n’òtù ndị US. Ebumnuche ukwu ahụ mere ka ọbụladị obere ihe nwee isi." "Ịmalite azụmaahịa na-esi ike mgbe niile. Mgbe m hapụrụ ndị otu akụ na ụba nke President Clinton, a malitere m ịrụ ọrụ dịka odee akwụkwọ, na onye na-ekwu okwu wee tụrụ ime nwa m nwanyị. E nweghịzi m ọfịs na White House. Ya mere, e kwesịrị m inwe obi ike ọzọ, gbasara ebumnuche ukwu ọzọ—iji nyere ndị kachasị mma aka ka ha ka mma n’ụlọ ọrụ Amerịka.”
* “E nweburu m ohere isonye n’ọkwa klaasị ụwa n'ọtụtụ ebe egwuregwu—egwuregwu, ndọrọ ndọrọ ọchịchị, agụmakwụkwọ na azụmaahịa—iji soro ndị isi kachasị elu na Wall Street rụọ ọrụ. Ndị isi ndọrọ ndọrọ ọchịchị zuru ụwa ọnụ. Ndị egwuregwu kacha elu. A hụrụ m ịdị mma n'anya ma m hụrụ asọmpi n'anya. Ịhụ ya site n'ọtụtụ akụkụ na-enye m obi ụtọ.”
* “Ihe ị na-eme mgbe ihe niile na-aga nke ọma anaghị agwa m onye ị bụ. Ọ bụ ihe ị na-eme mgbe ọdachi gasịrị na-egosi àgwà gị n'ezie. Esonyeghị n’òtù Olympic. Inwe ótù ụkwụ. Ma ọ bụ inwe ahịa n’adịghị aga aga nke ị tinyere ego na ya. Gịnị ka ị ga-eme ọzọ?”
** [https://www.forbes.com/sites/cherylsnappconner/2014/01/14/business-advice-from-a-winter-games-champion-paralympics-hero-bonnie-st-john/?sh=700bc3382504 Ndụmọdụ Azụmaahịa Site n'aka Onye Mmeri Egwuregwu N’Oge Oyi: Onye Mmeri Egwuregwu Paralympics Bonnie St. John] ''Forbes'' (Jenụwarị 14, 2014)
* “Echere m na ọ dị egwu na Barbara kpọrọ enyi ya ojii nwere otu ụkwụ site n'akụkụ na-ezighi ezi nke ịgba ski,”
* “A tụghị m anya na m ga-emeri ihe nrite ma ọlị. Ihe karịrị ndị egwuregwu 500 si mba 22 zukọrọ n'afọ ahụ maka Egwuregwu Paralympic. Dịka nwanyị nke atọ ebepụrụ ụkwụ n’US, obere ihe ka m jiri banye n'ọkwa a. E nwere m obi ụtọ ịnọ ebe ahụ”.
* Na California, ha nwere iwu njikọta, yabụ ọ bụrụ na ị bụ onye isi ojii na-aga ụlọ akwụkwọ ndị ọcha karịrị, ha ga-enye gị ikike ịpụ n'agbata obi gị. A hụrụ anyị ka ndị na-enyere aka na njikọta.”
* Nne m lụrụ agadị nwoke, onye lagoro ezumike nká, mana m na ya na-anọkarị n'ụlọ mgbe nne m nọ n'ọrụ,” o kwuru. “O na-eji oge ahụ akwasa m iko, site mgbe m dị afọ abụọ ruo afọ asaa. E mechara m chọpụta m na o metọrọ nwanne m nwanyị nke tọrọ m.”
* Ndị mmadụ na-ada ada, ndị mmeri na-ebili, ndị mmeri ihe nrite ọlaedo na-ebili ngwa ngwa.”
** [https://www.telegraph.co.uk/womens-sport/2020/03/18/moment-time-january-1984-bonnie-st-john-becomes-first-african/N’OgeJenụwarị, 1984 - Bonnie St John ghọrọ onye Afrịka-Amerịka mbụ meriri ihe nrite Winter Paralympics] ''The Telegraph'' (Machị 18, 2020)
* "N'uche m, ọ bụ ihe na-akpali mmụọ n'ihi na ị na-ekiri ndị na-enweghị ahụ zuru oke na mkpụrụ ndụ zuru na-eme nke ọma n’ọkwa ụwa," St. John kwuru. “N'uche m, ọ bụ ezigbo ihe imaatụ nyere ụmụ anyị, n’onye ọbụla, ikwu sị, echela ka ihe niile dị mma tupu ị ga chụta ihe ọma gị."
* "Nwa agbọghọ ojii nwere otu ụkwụ si San Diego ghọrọ onye na-agba ọsọ ski Olympic" bụ ihe iju anya.”
* Dịka onye egwuregwu nwere otu ụkwụ, eji m aka m chọta ndị nkuzi m, chọta ego, hazi tiketi ụgbọelu, ma e nwetakwara m onyinye ịgụ agụmakwụkwọ n’efu n’ụlọ akwụkwọ ọzụzụ ski, mana e mere m ọtụtụ ihe maka nke ahụ, yabụ a ga m ahazi ya," ọ kọwara. "Nke m chere nyere m ike dị ukwuu ịnọ n'azụmahịa nke m. A nọgo m n'azụmahịa nke m ugbu a afọ iri abụọ."
* Nkwụsi ike m gosipụtara iji mụta otu esi eje ije ọzọ mgbe e bepụrụ ụkwụ m wee bụrụ onye egwuregwu mgbe ọ dịghị onye ga-etinye m n'òtù egwuregwu ụlọ akwụkwọ sekọndrị. Yabụ, iwere ntachi obi ahụ wee tụgharịa ya ma kwuo kedu ka m ga-esi nye ndị ọzọ ntachi obi ahụ?"
* "Ọ dị mma ịmụta ya na nwata, n’ihe mere gị ekwesịghị ime - ị maara na ọ nwere ike ime ka ị nwee mmetụta ụfọdụ mana mgbe ahụ ị nwere ike ịgbanwe nke ahụ," ọ kwuru. "Ma ụfọdụ ndị okenye amụtabeghị nke ahụ, ọkwa ya?”
* Site n’ọgbakọ ndị a, ezigbo ụmụ nwanyị ndị a nọ n’ọkwa dị elu n’ọtụtụ ebe...ha webatara àgwà nke onwe ha, omume ha, n’ụzọ ha si edu,’ St. John kwuru.' “Ma (nwa m nwaanyị) hụrụ, ‘cheru ooo, ya bụ na ọbụghị iwu ịdị ka ụmụ nwoke ndị m na-ahụ. E kwesịrị m inwebata àgwà m na ndu ma.’ N'uche m, ọ bụ ihe ezi mmụta kachasị mkpa anyị kwesịrị inye agbụrụ ụmụ agbọghọ na-abịanụ.”
* “Ikike onye ị bụ na onye ị ga-abụ dabere n'ihe dị n'ime gi. Ọ bụ ọhụụ gị, ùgwù onwe gị, ntụkwasị obi gị, na ikike gị ideputa atụmatụ gị, na mkparịta ụka na mmekọrịta gị na ndị ọzọ," ka ọ kọwara. "Ya mere, a chọrọ m ịkwado ihe ụmụ agbọghọ na-agba ọsọ na-eme ma na-agba ndị obodo ume n'ezie ka ha sonye na nke a n'ihi na anyị chọrọ ike nke ụmụ agbọghọ. Anyị chọrọ ike nke ụmụ nwanyị, na nke ụmụ nwoke, mana anyị niile kwesịrị idukọrịta ọnụ iji dozie nsogbu ndị siri ike anyị na-enwe n'ụwa taa."
**[https://www.wuwm.com/podcast/lake-effect-segments/2017-04-04/paralympic-athlete-bonnie-st-john-on-leadership-resilience Paralympic Athlete Bonnie St. John on Leadership & Resilience] ''WUWM'' (April 4, 2017)
* Ịga n’ihu nsogbu kama ịgbanahụ ya” ma idu ndú dịka “inyere ndị mmadụ aka ịhụ ihe na-adịghị adị ma nyere ha aka rụpụta ya.”
* “Ọ tụrụ m n’anya ntachi obi ọ na-ewe ịghọrọ ụzọ na-adịghị mfe.”
* Nke a agaghị ekwe omume,” ka o kwuru, “M nwekwara ike ịmalite.”
* Nke a bụ ohere m maka ịdị ukwuu,” “Ịchọta ịdị ukwuu n’ime onwe gị adịghị mfe, mana olee mgbe ihe dị ukwuu si n’ebe mmesapụ ahụ pụta?”
* Ndị isi nwere obi ike chọrọ obodo nke ndị mmeri, "Mgbe nke ahụ mere, onye ọ bụla ga-aga n'ihu."
**[https://universe.byu.edu/2016/11/15/paralympic-medalist-speaks-about-courageous-leadership/ Paralympic medalist na-ekwu banyere onye ndu nwere ntachi obi] ''The Daily Universe'' (Nọvemba 15, 2016)
* Nne m kụziri m ọtụtụ ihe n’ịkwụsi ike,” ka o kwuru. "A gabigara m ihe mgbu dịka nwata, nna ya hapụrụ ha tupu a mụọ ya, o nwere ọtụtụ ndị mmụọ ọjọọ m hụrụ ka ha na-etolite ... Ọ gbalịrị igbu onwe ya ugboro ugboro, na-alụso ndị mmụọ ọjọọ ya ọgụ.”
* Kpote mmụọ gị n'ụtụtụ. I nwere uche ọrụ gị na uche mmụọ gị. Ma ọ bụrụ na i jiri ọrụ idepụtara ị ga-eme teeta ụra, ị ga-eji ụbọchị dum na-arụ ọrụ. Ma ọ bụrụ na i jiri uche mmụọ gị teta, ị ga-elekwasị anya n'ihe bara uru ma nọgidesie ike na ya. Ọ bụrụ na ọ bụ ịgba osisi mmiri ma ọ bụ soro nkịta gị gwuo egwu, iwepụta obere oge ga-enyere aka. "
*Owu ajọka. Mụ na ndị nọ n'ụlọ akwụkwọ elu sekọndrị nọkọrịtara, wee leba anya n'ihe dị iche n'etiti ịchọ ihe pụrụ iche na ịbụ ihe pụrụ iche. Ha kwuru n’ịchọ ihe pụrụ iche na-ewe nkeji ise mana ịbụ ihe pụrụ iche na-adịgide n’obibi ndụ. … N'uche m, ọ na-esiri ndị na-agbalị igosi na ha enweghị ihe nwalee ọbụla n’akụrụngwa mgbasa ozi ikuku ike. ... Ị gaghị enweta enyemaka."
* “N’ebe m nọọ, ọ bụ nrọ buru ibu, e nweghịkwa m onyinye ugbu a dị mma ma e nwere m ike ịrọ nrọ banyere ime ka ọdịnihu m ka mma. Ya mere, (ọ bụ) ịhụ ihe ga-ekwe omume, ọ bụghị naanị ihe dị, na inweta enyemaka iji mee nke ahụ. Ya bụ (o nwere ike bụrụ) ịkọsara ndị mmadụ nrọ gị ma rịọ enyemaka na aro maka ịtụgharị atụmatụ nri ahụ, nke gbadoro ụkwụ n'ihe mere n’ọdịnihu. Mana jisie ike na-arọ nrọ, na-ayọ enyemaka ma na-aga n’iru”
**[https://www.mdjonline.com/neighbor_newspapers/northside_sandy_springs/business/zukerman-st-john-talk-resilience-at-buckhead-womens-conference/article_b7c50b02-4b44-11e9-a90d-bf605699743c.html Zukerman, St. John kwuru banyere nkwusi ike n'ọgbakọ ụmụ nwanyị nke Buckhead] ''Marietta Daily Journal'' (Maachị 20, 2019)
== Njikọ Mpụga ==
[https://www.legacy.com/us/obituaries/poststar/name/bonnie-st-john-obituary?id=53587894 Bonnie Lou St. John]
{Wikidata|Q4942447}}{{Wikipedia|Bonnie St. John}}
[[Category: Ndị dị ndụ]]
mp6s6x3inqasl7gi1u4gf0sb0in1f0x
Otú:Amụrụ na 1946
14
12410
34253
2026-09-26T23:13:56Z
Epohgx zoegbp
1522
[[Category:ndị mmadụ]]
34253
wikitext
text/x-wiki
[[Category:ndị mmadụ]]
m9w1ajavjxp67ghcdjjpwgz6h4aftpk
Otú:Amụrụ na 1986
14
12411
34254
2026-09-26T23:14:17Z
Epohgx zoegbp
1522
[[Category:ndị mmadụ]]
34254
wikitext
text/x-wiki
[[Category:ndị mmadụ]]
m9w1ajavjxp67ghcdjjpwgz6h4aftpk
Otú:1935 amụrụ
14
12412
34255
2026-09-27T09:26:37Z
Epohgx zoegbp
1522
[[Category:ndị mmadụ]]
34255
wikitext
text/x-wiki
[[Category:ndị mmadụ]]
m9w1ajavjxp67ghcdjjpwgz6h4aftpk
Otú:1946 amụrụ
14
12413
34256
2026-09-27T09:39:59Z
Epohgx zoegbp
1522
[[Category:ndị mmadụ]]
34256
wikitext
text/x-wiki
[[Category:ndị mmadụ]]
m9w1ajavjxp67ghcdjjpwgz6h4aftpk
Otú:1947 amụrụ
14
12414
34257
2026-09-27T09:40:26Z
Epohgx zoegbp
1522
[[Category:ndị mmadụ]]
34257
wikitext
text/x-wiki
[[Category:ndị mmadụ]]
m9w1ajavjxp67ghcdjjpwgz6h4aftpk