Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.2
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Ire ọma ka ejụla ji aga n'ọgwụ
0
6020
30214
28844
2026-05-16T11:56:25Z
LinNekky
625
/* Nkọwa */
30214
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa na Ihe ọma dị na ndụ na-ewe oge, yabụ nwee ndidi maka ọnọdụ ahụ ma tụkwasị obi na echi ka mma.
==Mkpoputa==
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Nachi kim-Ire ọma ka ejụla ji aga n'ọgwụ.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
*Slow and Steady wins the race
*There is always light at the end of the tunnel
[[Category: Ilu]]
br3z119qgb4rn59zfc5krw6rezr22qh
A tuọrọ ọmara, ọ mara, ma a tụọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa
0
6266
30215
2026-05-16T11:58:33Z
Goodymeraj
496
Proverb created
30215
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ilu igbo na-akọwa na onye maara ihe a naghị achọ ka e kwuoro ya ọtụtụ okwu tupu ọ mara ihe o kwesịrị ime, mana onye nzuzu bụ ekwukata agba awaa, ọ gakwaghị ama ihe.
===Mkpọpụta===
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
A wise and smart person will only need little corrections, but a foolish person cannot quickly grab signals
[[Category: Ilu]]
doiugl82i5t1bo9p1g4lqmm0mcx0kds