Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.2
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
A tuoro omara, o mara, a tuoro ofeke,o fenye ishi n'ohia.
0
6176
30219
28877
2026-05-16T12:10:57Z
Goodymeraj
496
/* Bekee */
30219
wikitext
text/x-wiki
swh209o70uopfxmxmdemogacsl204ip
E jighi ego eme nwanne
0
6267
30216
2026-05-16T12:04:04Z
Ennydavids
470
Jiri '==NKỌWA== ===MKPỌPỤTA=== ==Nyiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[Category:Ilu]]' kere ihü
30216
wikitext
text/x-wiki
dun6nj5bzs4ek0ihee180extsm2inhi
30217
30216
2026-05-16T12:08:09Z
Ennydavids
470
/* NKỌWA */
30217
wikitext
text/x-wiki
ijqozppwmfxsimxdr0u6htzst09froj
30218
30217
2026-05-16T12:08:57Z
Ennydavids
470
/* Bekee */
30218
wikitext
text/x-wiki
tlpdk0wg3u9igpk200y47fk1s1nuuk2
Mba mba ana-abara agu, oge a huru agu erebe ala.
0
6268
30220
2026-05-16T12:11:28Z
Senator Choko
98
Jiri '==Nkọwa== Ilu igbo pụtara na onye ụjọọ na eme ọnụ mana oge ruo agaghị ahụ ya anya. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Some people used to say that they would beat a person but when they see him they become afraid. [[Category: Ilu]]' kere ihü
30220
wikitext
text/x-wiki
hwcm4b8852xcg07ivkh9k19cmsr5yt2
Ebe onye nwụrụ ka chi ya kwaturu ya
0
6269
30221
2026-05-16T12:11:43Z
~2026-29391-53
1264
Created article
30221
wikitext
text/x-wiki
l4ko3apba9c7f9jj1f6mc13l8z1pb6h
A naghị eti nwata ihe mbọchị ọkwafuru mmanụ, ọ bụ ụbọchị ọ kwafuru ogiri
0
6270
30222
2026-05-16T12:14:33Z
LinNekky
625
e kere m ihu ọhụụ
30222
wikitext
text/x-wiki
7sg6fsrlft9z4t2wi5hkycbqk02fdqf
Ụbọchi onye ohi ga-akwa nne ya ka ndi ihe ha furu ga-abịa mgbaru
0
6271
30223
2026-05-16T12:16:10Z
Goodymeraj
496
Proverb created
30223
wikitext
text/x-wiki
ocwf3u487b50dxwng7dd5mwue0jc99c
Akidi Siri Na ura kwere izu aburula onwu
0
6272
30224
2026-05-16T12:16:15Z
Specialyvonne
1149
Jiri '==Nkọwa== Ilu Igbo a putara na onye mekarie ihe O'Mara ya ahu. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== When a thing is proclaimed, if it is not revoked it means it has happened. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30224
wikitext
text/x-wiki
bcwn8nttxv9yj5mx5uxzsyn116dg9s9
Ngwere si n'elu daa gbanari onye nọ n'ala si onye na-ajaghi ya ike ya aja onwe ya
0
6273
30225
2026-05-16T12:21:41Z
IfyClassique
950
Jiri '==Nkọwa== Ilu a na-akọwa na mmadụ mee ihe, ọ bụrụ na onweghi onye toro ya, ya too onwe ya. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A person who starts work when others are on the half way and finishes before them needs to be praised. [[Category: Ilu]]' kere ihü
30225
wikitext
text/x-wiki
6f3tvnz7e63q7mnx2i0u9r837nikd57
Nwa nkịta ndidi na-ata ọkpụkpụ anụ dị
0
6274
30226
2026-05-16T12:24:15Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkowa== Onye nwere ndidi na-enweta ihe ọma ma na-erite uru karịa ndị na-eme ọsọ ọsọ.Ilu a na-akụzi mkpa ndidi na ịdị umeala n’obi n’ime ndụ. ==Mkpọpụta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A patient dog eats the fattest bone. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30226
wikitext
text/x-wiki
neh2qg8r15tyghnez2dva46dzh25bv4
Okwu ba n'ego, ogbenye esere ọnụ ya
0
6275
30227
2026-05-16T12:26:12Z
Ennydavids
470
Jiri '==Nkọwa== Nka bụ Ilu Igbo na akọwa na ndị ogbenye na-ewepụ aka ha mgbe okwu ego ọ bụla bilitere ===Mkpọpųta=== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Pope people take off their hands when any financial matters arise [[Category:Ilu]]' kere ihü
30227
wikitext
text/x-wiki
tdpr27uw4ikrq3bc5c0jfozlcparzpc
Nwude oke nwude oke, oke a sị na-anụrụ na ya a na-agbaka
0
6276
30228
2026-05-16T12:28:22Z
LinNekky
625
e kere ihu ọhụrụ
30228
wikitext
text/x-wiki
9j0i9qjoi9hieg30f3vbcww8ursl422
Ohia e butere ozu nnunu Imara Na ihe na-egbu ya no Na ya.
0
6277
30229
2026-05-16T12:31:24Z
Specialyvonne
1149
Jiri '==Nkọwa== Ilu a putara na "Ihe na eme onye nọ ya nso" ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== There is a danger where people may go but cannot come back again. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30229
wikitext
text/x-wiki
t3j7448argq2lav087tq2v67hbbe9ri
E jighi iwe oke esu ulo ọkụ
0
6278
30230
2026-05-16T12:32:15Z
Johnnybam
1153
Jiri '==Nkọwa== Ilu a na-akụzi na mmadụ ekwesịghị ime ihe ike ma ọ bụ tufuo uche ya n’ihi nsogbu ma ọ bụ ọdachi dakwasịrị ya. A ga-enwe ndidi ma jiri amamihe dozie nsogbu kama ime ihe ga-eme ka ọnọdụ ka njọ. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== One should not destroy oneself because of a little disaster or misfortune. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30230
wikitext
text/x-wiki
iypqt2k8th6zl9cgttd2cklj8tx7c10
Kama ụsụ ga atam, ya fere
0
6279
30231
2026-05-16T12:32:54Z
Chikwas
1150
Jiri '== Nkọwa == Kama n ga-aba na nsogbụ,kama nọrọ onwe m. == Mkpọpųta == == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === Instead of entering into trouble,let it go. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30231
wikitext
text/x-wiki
nc4r3h08j7lt743wdtgq6g5gh46zz05
Aka wete, aka wete, oju ọnụ
0
6280
30232
2026-05-16T12:34:36Z
Ennydavids
470
Jiri '==Nkọwa== Nke a bụ Ilu Igbo na akọwa na ịdị n'otu bụ ike ===Mkpọpųta=== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Unity is strength [[Category:Ilu]]' kere ihü
30232
wikitext
text/x-wiki
i0lps12sssboo5z2bgyzmatixnsz7tb
Ọ chọrọ ka ọha gwa ya okwu, nya akpa eji ebu ihe ogologo, bia gbuo agwọ chiri ya n'aka
0
6281
30233
2026-05-16T12:35:01Z
Goodymeraj
496
Jiri '==Nkọwa== Ịlụ Igbo pụtara na onye dị mpako ga na-achọ ihe ọ ga na-eme ka a na-ahụta ya, ma nke nzuzu ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== An attention seeker will always act foolishly [[Category: Ilu]]' kere ihü
30233
wikitext
text/x-wiki
ad7zo0d3t8koajnjhcdo2d9fz1v3gvl
Nwata nna ya ziri ozi na-agba okpa na mgbo.
0
6282
30234
2026-05-16T12:35:08Z
Johnnybam
1153
Jiri '==Nkọwa== Ilu a pụtara na onye e nyere iwu ma ọ bụ onye nwere nkwado siri ike anaghị atụ egwu ime ihe e zitere ya. Ọ na-egosi obi ike na ntụkwasị obi n’ọrụ e nyere mmadụ. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A child sent on an errand by his father acts with confidence and without fear. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30234
wikitext
text/x-wiki
4ga16k6p7cbsw5qj9evhwtxafbr1zdh
Okokporo puta n' ahia si na o jughi eju ndi be di ole nọ ya nụ
0
6283
30235
2026-05-16T12:36:11Z
Adakaibe
38
Jiri '==Nkọwa== (Mmadụ echewana na ọ emeghị ntụpọ) ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== (He who thinks that he is standing should look less he falls) [[Category:Ilu]]' kere ihü
30235
wikitext
text/x-wiki
ow69igvxm9ccfqdt94k2o30hd5826mb
otu ihe kue aka maka na anụ na agba n' abani Erika
0
6284
30236
2026-05-16T12:37:39Z
Joyce Sharon 02
1251
Jiri '==Nkọwa== Ilu Igbo pụtara ọ ka mma karịa ndị na-eji ilu eme ihe bụ́ ndị na-anaghị akọwa onwe ha mgbe ha na-agwa ndị ọzọ okwu ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== this is preferable to proverb users who never explain themselves whenever speaking to others [[Category: Ilu]]' kere ihü
30236
wikitext
text/x-wiki
ngh3wvii7mr4cghnhnuou2ylts0s1ty
ọ bụghị ka aha bụrụ enyi, ka aha eri
0
6285
30237
2026-05-16T12:38:48Z
Ennydavids
470
Jiri '==Nkọwa== Nke a bu Ilu Igbo na akọwa na igwe mmadụ enweghị otu echiche ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A crowd has no one idea [[Category:Ilu]]' kere ihü
30237
wikitext
text/x-wiki
ldr6b5y1pxtijcaccifxhwxqcml6sz2
Okokporo sịlụ sị chọọrọ ya nwanyị tata chọọrọ ya echi, ọ̀ dị ya na onye bi mbu?
0
6286
30238
2026-05-16T12:39:44Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Onye na-achọ ime ọtụtụ ihe n’otu oge nwere ike tufuo ihe niile ọ chọrọ.Ilu a na-adụ ọdụ ka mmadụ ghara ịdị anyaukwu ma ọ bụ ịchọ ihe abụọ n’otu oge. ==Mkpọpụta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A beggar who asks for two things at a time may lose both. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30238
wikitext
text/x-wiki
23qg9qnu59c81uia56hypbcwb5fsqbf
ohia soba nkata,ya epula ero
0
6287
30239
2026-05-16T12:40:38Z
Goldie writes
1265
Jiri '==Nkọwa== Ilu igbo putara na onye na aso mkpari emela ihe ga ebutere ya mkpari. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A person who does not want trouble should run away from unlawful things. [[Category: Ilu]]' kere ihü
30239
wikitext
text/x-wiki
m72fdrnsg955pacpcqzz0wg7xyyd4pe
Oke osisi akwụghị n'ọhịa iberibe ekoo afọ
0
6288
30240
2026-05-16T12:40:54Z
LinNekky
625
e kere m ihu ọhụụ
30240
wikitext
text/x-wiki
s13w2o8jtsc7wgwkw7nu567h3hi9y6u
30241
30240
2026-05-16T12:41:19Z
LinNekky
625
/* Mkpọpųta */
30241
wikitext
text/x-wiki
iuqmy3ffd9sw888cq7dyb4bn9i1gdub
A tufue aziza uno, ututu a chọba ya
0
6289
30242
2026-05-16T12:42:08Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Ihe ọbụla dị n’ụlọ nwere uru na ọrụ ọ na-arụ, ọbụna nke mmadụ na-eleghara anya.Ilu a na-akụzi na mmadụ ekwesịghị ileda ihe ọ bụla anya n’ihi na ụbọchị ọ ga-adị mkpa nwere ike ịbịa. ==Mkpọpụta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Anything in the house has its own work to do. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30242
wikitext
text/x-wiki
igbffme1ddn0l2lpyh2woqptc3zfuuk
Otu nne na-amu ma otu chi adịghị eke
0
6290
30243
2026-05-16T12:42:28Z
Ennydavids
470
Jiri '==Nkọwa== Nke a bụ Ilu Igbo na akọwa na Ụmụ nke otu nne ma ọ bụ nna nwere akụ dị iche iche ===Mkpọpųta=== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Children of one parent have different Fortunes [[Category:Ilu]]' kere ihü
30243
wikitext
text/x-wiki
2t2qpa2h5xum80sfnalma7eo46hp434
Anamụ agbara okwu na uka ji uchichi wee ni nne ya
0
6291
30244
2026-05-16T12:44:07Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Ọdachi ma ọ bụ nsogbu nwere ike ịbịara mmadụ ọbụna n’ebe ọ chere na ọ dị nchebe.Ilu a na-akụzi na ndụ enweghị ebe nsogbu na-adịghị eru, ya mere mmadụ kwesịrị ịdị njikere mgbe niile. ==Mkpọpụta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Misfortune can happen to a person even in a safe place. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30244
wikitext
text/x-wiki
hqlnq2vtmmecoi9agq71ijz1hyfo4fa
o gara n' uzo amaghị na iruro puru nti
0
6292
30245
2026-05-16T12:44:19Z
Joyce Sharon 02
1251
Jiri '==Nkọwa==onye na-ekwu maka mmadụ na-agwa onye ikwu ya okwu mgbe ụfọdụ. Ilu igbo pụtara ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== a person who speaks of somebody sometimes speaks to the hearing of a relative [[Category: Ilu]]' kere ihü
30245
wikitext
text/x-wiki
g50s7h1buk248xeqlrvw0n5q52y9sfz
30312
30245
2026-05-16T14:06:38Z
Senator Choko
98
/* Myiri n'asụsụ ọzọ */
30312
wikitext
text/x-wiki
e5tt60nkp2bca7g98s5v7w2pm7fw67i
30313
30312
2026-05-16T14:06:51Z
Senator Choko
98
30313
wikitext
text/x-wiki
rfbpsao9qu9whh3oh2g0fb48pd1b6n7
A chọ agụ ahughi, e kpue ngwuru ya
0
6293
30246
2026-05-16T12:44:46Z
Senator Choko
98
Jiri '==Nkọwa== Ilu igbo pụtara na dike nwụọ, onye obula akpaba ka osịrị sọ ya. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== When cat is away the mice play [[Category: Ilu]]' kere ihü
30246
wikitext
text/x-wiki
o8xa6v1eir3f8yo9bwhq91l0yrx4lx3
Aku ji afọ ekoeb aka
0
6294
30247
2026-05-16T12:45:54Z
Adakaibe
38
Jiri '==Nkọwa== (Akụ ju afọ ekoeb aka) ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== (One dislike good when he is contented.) [[Category:Ilu]]' kere ihü
30247
wikitext
text/x-wiki
0z993mvxm8o2l57pv0ycld2xlxbd78v
Ntukwu na-agu ngwere, ma odu ekweghi ya
0
6295
30248
2026-05-16T12:46:50Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Ogbenye ma ọ bụ onye enweghị ike nwere nnukwu ọchịchọ, mana ọnọdụ ya anaghị ekwe ka o mezuo ha.Ilu a na-akụzi na ọchịchọ naanị ezughị oke ma ọ bụrụ na mmadụ enweghị ụzọ ma ọ bụ ike imezu ya. ==Mkpọpụta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A poor man may have great desires, but lacks the means to fulfill them. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30248
wikitext
text/x-wiki
d29w1sk3t7od9vf1o3ka2dac70y0hde
Onye chie juru ọcha na-acha ajalị
0
6296
30249
2026-05-16T12:47:39Z
LinNekky
625
e kere m ihu ọhụụ
30249
wikitext
text/x-wiki
4bf4c4xjls7sy4uf2xw89sya7xysr27
30250
30249
2026-05-16T12:48:16Z
LinNekky
625
e kere m ihu ọhụụ
30250
wikitext
text/x-wiki
ekbglpri0621mpoh4xjbuicydsm08gp
ọ bụ nwata ga emeta ihe agadi ji si ubere okpa ya bere na be nne ya ochie
0
6297
30251
2026-05-16T12:49:48Z
Joyce Sharon 02
1251
Jiri '==Nkọwa== onye na-akpata nsogbu emeela ihe ndị mmadụ ga-eji gbochie ya ịga ebe ahụ Ilu igbo pụtara ===Mkpọpụta== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== a person who causes trouble has created what people will use to stop him from their company [[Category: Ilu]]' kere ihü
30251
wikitext
text/x-wiki
65tsbbtz8k22k4d7jqu7r2x33fafh8m
E nwude onye ori na ihe o mere arụ, o mụba amụ elelele
0
6298
30252
2026-05-16T12:52:05Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Onye ohi mgbe e jidere ya n’ihe ọjọọ o mere, ọ na-eme ka ihe ahụ bụrụ egwuregwu ma ọ bụ na-achị ọchị iji zoo ihere ya. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== When a thief is caught for his misdoings, he laughs in a friendly way. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30252
wikitext
text/x-wiki
ijnmx1yco66xbwuh39jexk0k7ju7hpy
Ọ chọ je nwunye nna ya okwu gears ya wetara ya mmanụ ka ya were taa akwụ
0
6299
30253
2026-05-16T12:52:15Z
Specialyvonne
1149
Jiri '==Nkọwa== Ilu a putara na onye ahu na acho mmadu ihe na aru. Ọ na acho mmadu okwu. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== The person who does not know how to get in touch with his enemy sometimes asks him to do what is impossible for him. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30253
wikitext
text/x-wiki
ivqtb6i496cyw0o88ck44y9ci29iagq
Osa-enwe akwụ uze enwere ai okwu mgbako ogu ha abua aburu n’isi akwu
0
6300
30254
2026-05-16T12:53:23Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== A na-agwa ndị na-alụ ọgụ ma ọ bụ na-ese okwu banyere ihe na-abụghị nke ha ka ha kwụsị ime nzuzu. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== This is a word to foolish people who used to quarrel over what is not theirs. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30254
wikitext
text/x-wiki
rfburbp5pkns8w9abpicwjc06qnddkq
Nkịta amana uma taa akpa dibịa ma dibịa amana uma bu nkịta onu
0
6301
30255
2026-05-16T12:54:46Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Ọ bụ ndụmọdụ nye ndị okenye ka ha kpachara anya n’omume ha ka ụmụaka ghara ịhapụ ma ọ bụ leghara ha anya n’ọdịnihu. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A warning to the seniors before their juniors, let them not perform what will cause them to be neglected. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30255
wikitext
text/x-wiki
sc7ylk5omzbbiorxvwi9j0foq9b3gjl
Oteka egbulu agu, asi o di ka si gbukwaa ozo ka onye n’aro agu were mara ya
0
6302
30256
2026-05-16T12:56:09Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Ihe na-eme n’ụwa na-akụziri mmadụ ihe ma na-eme ka mmadụ nwekwuo amamihe site n’ahụmahụ. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Events are good to happen especially the one to widen people’s knowledge. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30256
wikitext
text/x-wiki
q7mbx8bpkoeuclkzze9bmnyvx55dr2q
Nwata hụrụ ọgụ e gboro egbo sị na ọgụụ na-atọ ka nri
0
6303
30257
2026-05-16T12:56:35Z
LinNekky
625
e kere m ihu ọhụụ
30257
wikitext
text/x-wiki
p3q9kc45it4wvtiau8isohpnjxjpjbl
Okuku si na ya agaghi elozo onye rolu ya odudu n’udu mmiri
0
6304
30258
2026-05-16T12:58:11Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Ezi enyi bụ onye na-anọnyere mmadụ ma nyere ya aka mgbe nsogbu bịara. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A friend in need is a friend indeed. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30258
wikitext
text/x-wiki
nawnldw6vagd38tb9ciun8zk2wz9ly2
Ọkụkọ tụba isi akpi ka egbe si ebu ụmụ ya ịmara na nku aka diziri ya arụ
0
6305
30259
2026-05-16T12:58:18Z
Chikwas
1150
Jiri '==Nkọwa== Mmadụ chọwa ihe na-achọghị ya, ihe ọhụrụ,ọwere ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee If you do something without minding the consequence, whatever you see, you take. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30259
wikitext
text/x-wiki
b6ao608diddnsi7skpa65s9p78d6k96
30262
30259
2026-05-16T12:59:14Z
Chikwas
1150
30262
wikitext
text/x-wiki
mhe9y7fw756wfu12fx2oiq1m1zcsyku
ọ bụ oke nọ n'ụlọ siri nke nọ n'ezi na Azụ dị na ngiga
0
6306
30260
2026-05-16T12:58:19Z
Joyce Sharon 02
1251
Jiri '==Nkọwa== Ilu igbo pụtara onye ịma ga eme gị ihe ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee===it is the rat inside that tells the one outside that there is meat inside [[Category: Ilu]]' kere ihü
30260
wikitext
text/x-wiki
n6kncfwnymcpvhekb102gw5w1l7cptv
30311
30260
2026-05-16T14:06:04Z
Senator Choko
98
/* Myiri n'asụsụ ọzọ */
30311
wikitext
text/x-wiki
lblf1y9l8sob5q8wkoq7hfagggk0xjp
Eji anya ama oka chara acha ma ntughe ya bu usa
0
6307
30261
2026-05-16T12:58:28Z
Goldie writes
1265
Jiri '==Nkọwa== Ilu igbo pụtara na nwata nwanyi erugo ihe e ji nwanyi eme mana erubeghi ilu di. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Someone is grown but not ripe for marriage. [[Category: Ilu]]' kere ihü
30261
wikitext
text/x-wiki
f7rn9r7h7n6kyzm39s1duqch349zzk8
Mmiri machie ukwu a zoro, mana amachila ajo okwu e kwuru n’onu
0
6308
30263
2026-05-16T12:59:28Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== A na-apụghị izochi okwu ọjọọ mmadụ kwuru; onye nkwutọ ga-ahụ ụgwọ ọrụ omume ya. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A slanderer cannot go unpunished. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30263
wikitext
text/x-wiki
kd0h92isfm52i8q45a85b0rlv09we5v
Nwa ọkụkọ pụta ụra ụtụtụ chụwa m ọsọ, m gbawa maka na amaghị m a o puru eze n'abalị
0
6309
30264
2026-05-16T13:00:56Z
Ebuka247
1266
Jiri '===Nkọwa=== Ilu Igbo pụtara na onye I karịrị busowe gị agha, I nyere ya efe maka na imaghì ihe ọ pụrụ ime ===Mkpọpụta=== ===Myiri N'asụsụ Ọzọ=== ====Bekee==== You should not underrate anyone you matter how little. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30264
wikitext
text/x-wiki
2cqfrh7akb4baibs8r1zmeqlot53pl6
30268
30264
2026-05-16T13:04:14Z
Ebuka247
1266
/* Myiri N'asụsụ Ọzọ */
30268
wikitext
text/x-wiki
4rigvd42liiw0dda8unjsvq38wsbws9
Osisi kwụchiri ụzọ na-eri ube mma.
0
6310
30265
2026-05-16T13:01:01Z
Goodymeraj
496
Jiri '==Nkọwa== Ilu Igbo pụtara na onye nọ n'isi maọbụ onye na-edu ndị ọzọ ga na-anatakarị ọnụ ndị mmadụ na nke nkatọ ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== Anyone at the top leading others will always receive criticisms [[Category: Ilu]]' kere ihü
30265
wikitext
text/x-wiki
1e0yu50h949h68nic3au2ayi1plg7jz
Ndu bụrụ ililo, ndi iro azogbusia onwe ha
0
6311
30266
2026-05-16T13:02:27Z
IfyClassique
950
Jiri '==Nkọwa== Ilu a na-egosi na ọ bụrụ na enye ụfọdụ ndị mmadụ ikike, ọ meminaa ndị ọzọ. Ọ na akọwakwa na ụfọdụ baa ọgaranya, ha emegbuo ụmụ ogbenye. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== If God permitted people to see one another's life, the enemies would in a minute time lavish themselves. [[Category: Ilu]]' kere ihü
30266
wikitext
text/x-wiki
hldzxbhnrdxax6mu6l4vl1zebuui02g
Agbanwe dike izuzu, agbaya ria ya
0
6312
30267
2026-05-16T13:02:35Z
Senator Choko
98
Jiri '==Nkọwa== Ilu igbo pụtara na anaghị akpa nkata ma onyeisi anoro ya. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A secret thing cannot be discussed by a gang at the absence of the head man. [[Category: Ilu]]' kere ihü
30267
wikitext
text/x-wiki
l9rwkelnycb8qu9w9rrkystaquo2nqn
30319
30267
2026-05-16T16:24:19Z
Senator Choko
98
/* Mkpọpụta */
30319
wikitext
text/x-wiki
9rie0szndqzp5fyboqpe9qxcyfyiqv7
Ụ̀sụ̀ siri na ya ma ka ya jiri were jiri uchichi na-akpa
0
6313
30269
2026-05-16T13:05:22Z
Adakaibe
38
Jiri '==Nkọwa== (Amara ka onye siri di kà esi akpa yere yá àgwà ya) ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== (A person endowed with misfortune used to stay in to avoid trouble. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30269
wikitext
text/x-wiki
3ppvvboi8a15m3ndhziaimxzhztup04
Ka a hụtasịa na egbu nwa enwe
0
6314
30270
2026-05-16T13:06:05Z
LinNekky
625
e kere ihu ọhụrụ
30270
wikitext
text/x-wiki
rd8sdy7grnagftjxhhikco3vmqjopk4
30271
30270
2026-05-16T13:06:27Z
LinNekky
625
/* Myiri N'asụsụ Ọzọ */
30271
wikitext
text/x-wiki
qqq0vfoan6fa7tg7l56xdryt95t3ff7
Erie mụ zie eze, ezie mụ, a sị mụ were isi mụ bue ajụ m
0
6315
30272
2026-05-16T13:09:16Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Ihe niile kwesịrị ịdị n’usoro ma mee dịka iwu ma ọ bụ nduzi si dị. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== An order must be done according to employer's prescription. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30272
wikitext
text/x-wiki
0c30yrfy3u8ekze9v8pn9ijqhui782m
O mee ka e too ya kọrọ ji na ọbọ ọkpụ kee ya n’afọ ọnụ
0
6316
30273
2026-05-16T13:10:30Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Onye na-enwe oke ọṅụ ma ọ bụ mpako n’eme ihe n’echeghị echiche na-emekarị ihe nzuzu. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A person who likes exaltation always acts foolishly. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30273
wikitext
text/x-wiki
4lwd9p6dhymnnc4ag5z9366bpzj2osd
Egbe na-ebu ogidi ga-ebu ogidi, nke na-adịghị ebu bue, o dajịa ya ọnụ
0
6317
30274
2026-05-16T13:12:18Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Ndị ọkachamara ma ọ bụ ndị nwere nka pụrụ ime ihe ndị mmadụ nkịtị chere na ọ gaghị ekwe omume. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Professionals can perform what one cannot imagine to do. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30274
wikitext
text/x-wiki
nktejjslp9tkfca4osxj6ou79o1v36c
Saka usa rie ọyịmagana, ike usa agwụ ya
0
6318
30275
2026-05-16T13:13:39Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Onye na-eri nri n’enweghị nlezianya ma ọ bụ oke anyaukwu nwere ike ịdaba n’ihe ọjọọ. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A person who eats too much without precaution often eats a poisoned food. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30275
wikitext
text/x-wiki
cc7mcrj2gmfs2xtybcini2x4x64v7w0
Onye na-amaghị ihe nwughe ya na-eme ya sịrị na o yghị azị
0
6319
30276
2026-05-16T13:14:10Z
Celetex
55
Jiri '==Nkọwa== Onye na-amaghị etu ihe siri mee n'ada ada okwu. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ====Bekee==== He who doesn't know how things happened always judges wrongly [[Category:Ilu]]' kere ihü
30276
wikitext
text/x-wiki
pqve2595b5w8dyknbqa9s6935kcmhi0
Ukpana okpoko buuru, nti chiri ya
0
6320
30277
2026-05-16T13:14:52Z
Senator Choko
98
Jiri '==Nkọwa== Ilu igbo pụtara na ntị ike na ana na ike ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A stubborn fellow always falls into trouble [[Category: Ilu]]' kere ihü
30277
wikitext
text/x-wiki
a0bn3pvu41udu5qhdj81qbk0bqjfkuw
Okenye daa ubu umu aka buta okpani ha ata-a
0
6321
30278
2026-05-16T13:15:30Z
Adakaibe
38
Jiri '==Nkọwa== (Okenye nke na-adịghị asọpụrụ onwe ya, na-anata mkparị n'aka ụmụaka) ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== ( An adult who does not respect himself, receives insults from children) [[Category:Ilu]]' kere ihü
30278
wikitext
text/x-wiki
ajsco0tyau24h7q6j260poevq3d03ut
Ojije ọgụ adịghị ka una ya
0
6322
30279
2026-05-16T13:17:27Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Mgbe mmadụ banyere n’asọmpi ma ọ bụ ọgụ, ọ ga-enwe mmeri ma ọ bụ mfu; etiti adịghị. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A fighter at a duel must either win or be defeated. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30279
wikitext
text/x-wiki
54mri1ai6yuiwq7q6sxgj0ideh5nxhc
Ọ nụta ọsịa na-agba ama
0
6323
30280
2026-05-16T13:17:43Z
LinNekky
625
e kere ihu ọhụrụ
30280
wikitext
text/x-wiki
oaqsq012gfrepo86nduo7g4z21ystmc
Isi na-awa onye chị ọra.
0
6324
30281
2026-05-16T13:18:55Z
Chikwas
1150
Jiri '==Nkọwa== Onye ndu ka isi ka awa. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Leaders face more challenges [[Category:Ilu]]' kere ihü
30281
wikitext
text/x-wiki
h6iz4exg17oi4a8cijdwklajvmay8tr
ngana kpue ute ,oge agụụ biara ,e kpughe ya
0
6325
30282
2026-05-16T13:19:36Z
Joyce Sharon 02
1251
Jiri '==Nkọwa==onye ụjọ ọrụ na ebe akwa nri ma agụ bia Ilu igbo pụtara ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== who ever refuses to work ,will go hungry [[Category: Ilu]]' kere ihü
30282
wikitext
text/x-wiki
mx7wiz2b00pew57a0gv2e5lwmw4qxkb
30309
30282
2026-05-16T14:05:16Z
Senator Choko
98
/* Myiri n'asụsụ ọzọ */
30309
wikitext
text/x-wiki
4fm5niflv7ngqriwgezjkqn4wwq2omm
30310
30309
2026-05-16T14:05:33Z
Senator Choko
98
30310
wikitext
text/x-wiki
ihltvqgoll4ukbsuucsig9ar1cgwria
Nwata akwo n'azu amaghị na ije di ufu
0
6326
30283
2026-05-16T13:20:20Z
Senator Choko
98
Jiri '==Nkọwa== Ilu igbo pụtara onye ama emere ihe amaghi na ihe esi ka. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A child on the back of the mother doesn't know that the journey is tough [[Category: Ilu]]' kere ihü
30283
wikitext
text/x-wiki
sk0iqj372ie9qkd4w7v435velc8p2bv
Ọ hụrụ ugo nuriala ugo maka adị ahụ ugo Kwa daa.
0
6327
30284
2026-05-16T13:21:54Z
Specialyvonne
1149
Jiri '==Nkọwa== (Ilu a putara na "onye nwere ohere meputa ihe maka na ada enwe ohere kwadaa") ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== (A new thing is more likely to be enjoyed than the old one) [[Category:Ilu]]' kere ihü
30284
wikitext
text/x-wiki
9ay13bcd7cccbax92gs94ogib1a32lk
30298
30284
2026-05-16T13:39:52Z
LinNekky
625
/* Nkọwa */
30298
wikitext
text/x-wiki
bx26eeggz36lp58od6n0scmflzrimjo
Onye a nakpoghi oku zogbuo nwa ọkụkọ, o kwuo onye kpọrọ ya nụ.
0
6328
30285
2026-05-16T13:23:52Z
Johnnybam
1153
Jiri '==Nkọwa== Ilu a na-akụzi na onye tinyere onwe ya n’ihe a na-akpọghị ya ma mee mmehie ga-aza ajụjụ maka omume ya. Ọ na-adụ ọdụ ka mmadụ ghara ịbanye n’ihe na-adịghị emetụta ya. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== If an uninvited guest breaks a rule he should be questioned. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30285
wikitext
text/x-wiki
qcnpcth1442u8chog5zubzvfqekbvqx
Oke soro Ngwere maa mmiri, ọ kọọ Ngwere ọ gaghị a kọrọ oke
0
6329
30286
2026-05-16T13:25:47Z
Celetex
55
Jiri '==Nkọwa== Ị gaghị eme ihe mmadụ na-eme n'ihi na ọnọdụ gị na nke ya abụghị otu. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== what one person can easily handle or recover from, another cannot. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30286
wikitext
text/x-wiki
6u8rhuhqk0enkx581vbdxpua0yo6c6d
Agu majua akara ya na eghu alaru n'otu ulo
0
6330
30287
2026-05-16T13:28:48Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Onye ajọ omume ma ọ bụ onye isi ike nwere ike ịgbanwe echiche ya ma soro ndị ọzọ rụọ ọrụ ọnụ. ==Mkpọpųta== Agu majua akara ya na eghu alaru n'otu ulo. ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== If a wicked man changes his idea he will be in co-operation. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30287
wikitext
text/x-wiki
iww4wgcfibt89qx0v3aydr4xz0a6pq8
Ama aputa na igwe nnunu gbaba nza
0
6331
30288
2026-05-16T13:29:43Z
Adakaibe
38
Jiri '==Nkọwa== (Ị naghị edozi okwu ndị dị mkpa iji kparịta okwu ndị na-adịchaghị mkpa) ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== (You don't address important issues to discuss less important issues) [[Category:Ilu]]' kere ihü
30288
wikitext
text/x-wiki
fpl5mqo60m2j8g8zy2224139hh4d0tn
Egwu tuba ekperima ya ghara ohi
0
6332
30289
2026-05-16T13:29:58Z
Johnnybam
1153
Jiri '==Nkọwa== Ilu a pụtara na onye na-atụ egwu ntaramahụhụ ma ọ bụ ijide ya kwesịrị izere ime ihe ọjọọ. Ọ na-akụzi na ụzọ kacha mma isi zere nsogbu bụ ịkwụsị omume ọjọọ. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Ifa theif is afraid of being caught, he should stop stealing. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30289
wikitext
text/x-wiki
p4mel3vslv84k92b1vollwsgy0n1lpt
E were mgbanu gwujie ji,etukwuru ala gwute odudu ya
0
6333
30290
2026-05-16T13:32:35Z
Goldie writes
1265
Jiri '==Nkọwa== Ilu igbo putara bụ akuba mgbanu, emebie ihe. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A bad work man who works quickly to move away from his works sometimes finds trouble. [[Category: Ilu]]' kere ihü
30290
wikitext
text/x-wiki
0n19kxs6pm1ksgtkmoogy7k6fkkcql3
Ijiji muma atụ nkwe na ikpo nsi kariri ya
0
6334
30291
2026-05-16T13:32:36Z
Senator Choko
98
Jiri '==Nkọwa== Ilu igbo pụtara na onye jekwuru ihe karịrị ji ndụ ya egwu egwu. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[Category: Ilu]]' kere ihü
30291
wikitext
text/x-wiki
knwkb169ok55viarxxrdc4iwo1pthye
30318
30291
2026-05-16T16:18:07Z
Senator Choko
98
/* Mkpọpụta */
30318
wikitext
text/x-wiki
7ap3v8eqmv3daxsaekd8g735pcq85em
A dịghị asị onye mara ihe pụta n' anwụ
0
6335
30292
2026-05-16T13:33:08Z
Celetex
55
Jiri '==Nkọwa== a naghị agwa onye maara ihe (ma ọ bụ okenye) ihe ọ ga-eme. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ====Bekee==== A wise or experienced person does not need to be told what to do in obvious situations. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30292
wikitext
text/x-wiki
6av0zj16t3uysiqpapzg9yfarlpezpb
Agha azụ adịghị egbu nnụnụ
0
6336
30293
2026-05-16T13:33:42Z
Chikwas
1150
Jiri '==Nkọwa== Ịgba onye aka ya dị ọcha mgba okpuru, enweghị isi. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A person who finds trouble with a just person will not succeed. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30293
wikitext
text/x-wiki
n3kerbklt2b3k04xg6yneonp989fk59
Echi echi kpatara awọ enwela ọdụdụ
0
6337
30294
2026-05-16T13:33:59Z
LinNekky
625
e kere m ihu ọhụụ
30294
wikitext
text/x-wiki
nqs8vda91quzlmfoye7rrmgbew3oatm
Ngwere nile makpu makpu, amaghi nke afo na aru
0
6338
30295
2026-05-16T13:34:12Z
Specialyvonne
1149
Jiri '==Nkọwa== ( Ilu a putara na ndi na-ese okwu abuo ekweghi mmadu maru ndi bu Ezigbo mmadu) ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== (A boy who cries wolf wolf in jest when there is no aid and the people run to the rescue, if he continues crying, when it really comes no person will pay heed) [[Category:Ilu]]' kere ihü
30295
wikitext
text/x-wiki
qol6ktzmp3ttk97nge4iysi6l1z1gxh
anwụ gba nwa nkịta,,ọ tụba okporoko ijiji egwu
0
6339
30296
2026-05-16T13:35:59Z
Joyce Sharon 02
1251
Jiri '==Nkọwa== mgbe mmadụ zutere ihe mberede, ọ na-atụ egwu mgbe ọ bụla ọ hụrụ ya. Ilu igbo pụtara ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== where a person meets with an accident that he fears whenever he comes across [[Category: Ilu]]' kere ihü
30296
wikitext
text/x-wiki
e4wzbxmh5lntafqu59arllabbp0nv8e
30314
30296
2026-05-16T14:07:36Z
Senator Choko
98
30314
wikitext
text/x-wiki
kbsk1k48wteiw0v2kby4ucxcg77ruhz
O choro ka nwata kparia ya kpọnye ya nwunye ya.
0
6340
30297
2026-05-16T13:36:29Z
Johnnybam
1153
Jiri '==Nkọwa== Ilu a pụtara na onye na-adịghị enye onwe ya ugwu ma ọ bụ na-eme omume nzuzu nwere ike ime ka ndị ọzọ ghara ịkwanyere ya ugwu. A na-akụzi mmadụ ka o jiri omume ọma chebe nsọpụrụ ya. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A person who does not respect himself may be disrespected by others, including children. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30297
wikitext
text/x-wiki
tqzmj20pzqmq4v8oou4a2hlt7a211zi
Gwa m ndị bụ enyi gị ka m gwa gi ihe Ị bu.
0
6341
30299
2026-05-16T13:40:16Z
Goodymeraj
496
Jiri '==Nkọwa== Iku Igbo pụtara na a na-eji akparamagwa ndị ha na mmadụ na-eso akọwa omume onye ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== Evil communication corrupts got manners. One's attitude is described as a function of who he or she associates with [[Category: Ilu]]' kere ihü
30299
wikitext
text/x-wiki
fcxz0mp10g2k8b6ms1zlsy27vdfjtp6
Enwe siri na ya agaghi ara nwa ya bere ma o gbara ikpuru
0
6342
30300
2026-05-16T13:41:35Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Mmadụ ekwesịghị ịhapụ ihe ya ma ọ bụ ihe ọma ya n’aka ndị nwere ike iji ya mee ihe ọjọọ. ==Mkpọpųta== Enwe siri na ya agaghi ara nwa ya bere ma o gbara ikpuru. ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A person cannot leave his favourite for anybody to misuse with others. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30300
wikitext
text/x-wiki
gig8t50l66fz648th5tbzewv87fsqra
Nwata si sue agbara oku nya agbakwara oso
0
6343
30301
2026-05-16T13:43:57Z
10kdollz
1003
Jiri '==Nkọwa== Onye mere ihe ọjọọ ma ọ bụ mebie iwu ga-anabata nsonaazụ omume ya. ==Mkpọpųta== Nwata si sue agbara oku nya agbakwara oso. ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== If a boy causes what is above his ability let him bear the consequence. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30301
wikitext
text/x-wiki
bv7ohr194fjje6brcgszxw8whzz90g4
A tụa ilu nkịrịka nkata, onye tara arụ amara.
0
6344
30302
2026-05-16T13:44:03Z
Celetex
55
Jiri '==Nkọwa== mgbe e kwuru okwu n'ụzọ zoro ezo banyere ihe ma ọ bụ ọnọdụ mmadụ, onye ahụ a na-ekwu maka ya ga-aghọta ozigbo na ọ bụ ya ka a na-ekwu okwu banyere ya. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ====Bekee==== When a word is used indirectly to address someone’s fault, weakness, or situation, the person it refers to will immediately recognize themselves and feel ashamed or uncomfortable. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30302
wikitext
text/x-wiki
jyrpg9mcddbomykazgbcbixweqvlep2
Egbe Bere Ugo Bere, nke si Ibe ya ebela, nku Kwa us.
0
6345
30303
2026-05-16T13:44:57Z
Specialyvonne
1149
Jiri '==Nkọwa== (Ilu a putara onye biri ya kwe ka ibe ya biri ) ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== (This is a word to some people who like to prosper, and leave others to perish) [[Category:Ilu]]' kere ihü
30303
wikitext
text/x-wiki
of72i89bpcumou447l6w4edrtag9x4r
Obere ehi mụọ abụọ, a sị na o mee arụ,o ruo ka nke nnukwu mụrụ abụọ, ọ bụrụ ihe ngori
0
6346
30304
2026-05-16T13:47:32Z
Ebuka247
1266
Jiri '===Nkọwa=== Ilu Igbo a pụtara na ọgaranya tụọ aro anabata ya ma ogbenye kwuo okwu elelie ya anya. ===Mkpọpụta=== ===Myiri N'asụsụ Ọzọ=== ====Bekee==== You should not underrate anyone no matter how little. [[Category:Ilu]] na ===It means If a big man advice someone he will listen but when a poor man gives advice, people neglect it.' kere ihü
30304
wikitext
text/x-wiki
tam7bxbu3vyngv9vw485glyxwjda6u5
Nwata jide ọkụ jide mma, ma ọkụ ereghị ya, mma eyie ya
0
6347
30305
2026-05-16T13:47:38Z
Ugocchie
1267
Proverb added
30305
wikitext
text/x-wiki
ca5zyazs9c9el9ubq1w1p46711o6vg2
Onye ekwudoro n' ukwu ose ka a na-etu ori ose
0
6348
30306
2026-05-16T13:56:37Z
Celetex
55
Jiri '==Nkọwa== onye a hụrụ nso n'ihe ka a na-ejide, na-ebo ebubo, ma ọ bụ na-enye ya ahụhụ. ==Mkpọpųta== ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ====Bekee==== The person found closest to a situation or scene is usually the one suspected, accused, or held responsible. [[Category:Ilu]]' kere ihü
30306
wikitext
text/x-wiki
oepd4e3akwn62gf3flynm6v3f8udvnj
30316
30306
2026-05-16T14:21:51Z
Celetex
55
/* Nkọwa */
30316
wikitext
text/x-wiki
lcsorbgk21dig6sgnsa51sfn748nl6c
Ichi abụghị uri edehie edeghaa
0
6349
30307
2026-05-16T13:57:12Z
IfyClassique
950
Jiri '==Nkọwa== Ilu a na-akọwa na- enwere ụfọdụ mmehie na-enweghi mgbaghara. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== * Any mark on the body whether right or wrong should be like that. * Some mistakes are irredeemable. [[Category: Ilu]]' kere ihü
30307
wikitext
text/x-wiki
5gmlfe7mfr1t8fizeh8gsi1tf83umwo
Okụkọ si na ihe ya bu mmiri achu di ya mkpa
0
6350
30308
2026-05-16T14:00:24Z
IfyClassique
950
Jiri '==Nkọwa== Ilu Igbo a na-akọwa ihe ka mmadụ mkpa ka ọ na-eme. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== What a person seeks irrespective of sun or rain is of importance to him. [[Category: Ilu]]' kere ihü
30308
wikitext
text/x-wiki
00s7s8knomsn3vhw3jrkjebvk572jpq
E duputa azi na ama, o si na ya amala uzo
0
6351
30315
2026-05-16T14:18:39Z
Ebube Clara
1134
Created a proverb
30315
wikitext
text/x-wiki
c8ag5ix5kbosh931b3qyzc8m34fp7g3
30317
30315
2026-05-16T14:51:52Z
Ebube Clara
1134
/* Mkpọpųta */
30317
wikitext
text/x-wiki
4uqsmlw0q4cdeqtrhv0cfzne1h04ucr