Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.2 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Nwanyi mụta ite ofe mmiri mmiri, di ya amụta ịpị ụtara aka were suru n’ofe. 0 5731 30329 26466 2026-05-17T14:15:40Z Ebube Clara 1134 30329 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== #Nke a bụ okwu igbo na-akọwa na otee aka ihe siri ike, achọta ụzọ dị iche iche esi eso ya. #ihe ịma aka pụta achọ ta gbochie ya ===Ntụgharị n'asụsụ=== ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Nwaanyi muta ishi ofe mmiri mmiri, di ya amuta ipi utara aka were suru ofe.ogg]] ===Bekee=== #Nothing new under the sun without solution #There is always a way out to tackle every challenge/ difficulties mxfnmdfq0sx7th0tuel8c5ledfx6h21 E jighi ego eme nwanne 0 6267 30328 30218 2026-05-17T14:11:48Z Ebube Clara 1134 /* MKPỌPỤTA */ 30328 wikitext text/x-wiki ==NKỌWA== Nke a bu Ilu Igbo na akọwa na enweghị mmekọrịta n'ihe gbasara ego ===MKPỌPỤTA= [[File:Ig-E jighi ego eme nwanne.ogg]] ==Nyiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== There is no relationship in monetary affairs. [[Category:Ilu]] ofev9jayt22wie0r1x5i9y6jv5aw6xw Nwa nkịta ndidi na-ata ọkpụkpụ anụ dị 0 6274 30327 30226 2026-05-17T14:10:41Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpụta */ 30327 wikitext text/x-wiki ==Nkowa== Onye nwere ndidi na-enweta ihe ọma ma na-erite uru karịa ndị na-eme ọsọ ọsọ.Ilu a na-akụzi mkpa ndidi na ịdị umeala n’obi n’ime ndụ. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Nwa nkịta ndidi na-ata ọkpụkpụ anụ dị.ogg]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A patient dog eats the fattest bone. [[Category:Ilu]] r9pkjncmm71vu8ogpo9jddipljomlqs Okwu ba n'ego, ogbenye esere ọnụ ya 0 6275 30326 30227 2026-05-17T14:09:53Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpųta */ 30326 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nka bụ Ilu Igbo na akọwa na ndị ogbenye na-ewepụ aka ha mgbe okwu ego ọ bụla bilitere ===Mkpọpųta=== [[File:Ig-Okwu ba n'ego, ogbenye esere ọnụ ya.ogg]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Pope people take off their hands when any financial matters arise [[Category:Ilu]] 5p7k29e7l6pdqpq9jh1pfbztuywfcji Kama ụsụ ga atam, ya fere 0 6279 30325 30231 2026-05-17T14:08:56Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpųta */ 30325 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == Kama n ga-aba na nsogbụ,kama nọrọ onwe m. == Mkpọpųta == [[File:Ig-Kama ụsụ ga atam, ya fere.ogg]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === Instead of entering into trouble,let it go. [[Category:Ilu]] bs6kw9akf7ubrnc9j5gikm19xwqi3b2 Aka wete, aka wete, oju ọnụ 0 6280 30324 30232 2026-05-17T14:07:49Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpųta */ 30324 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ Ilu Igbo na akọwa na ịdị n'otu bụ ike ===Mkpọpųta=== [[File:Ig-Aka wete, aka wete, oju ọnụ.ogg]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Unity is strength [[Category:Ilu]] f8why8f4xn4jlvf3xbwf1r02kno00ym ọ bụghị ka aha bụrụ enyi, ka aha eri 0 6285 30323 30237 2026-05-17T14:06:45Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpųta */ 30323 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bu Ilu Igbo na akọwa na igwe mmadụ enweghị otu echiche ==Mkpọpųta== [[File:Ig-ọ bụghị ka aha bụrụ enyi, ka aha eri.ogg]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A crowd has no one idea [[Category:Ilu]] rqcn4257bv3lw1pff19guh97i6dec32 A tufue aziza uno, ututu a chọba ya 0 6289 30322 30242 2026-05-17T14:04:35Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpụta */ 30322 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ihe ọbụla dị n’ụlọ nwere uru na ọrụ ọ na-arụ, ọbụna nke mmadụ na-eleghara anya.Ilu a na-akụzi na mmadụ ekwesịghị ileda ihe ọ bụla anya n’ihi na ụbọchị ọ ga-adị mkpa nwere ike ịbịa. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-A tufue aziza uno, ututu a chọba ya.ogg]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Anything in the house has its own work to do. [[Category:Ilu]] ckfwhgww4d62a8qsl7zuwykpud5naft Otu nne na-amu ma otu chi adịghị eke 0 6290 30321 30243 2026-05-17T14:03:26Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpųta */ 30321 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ Ilu Igbo na akọwa na Ụmụ nke otu nne ma ọ bụ nna nwere akụ dị iche iche ===Mkpọpųta=== [[File:Ig-Otu nne na-amu ma otu chi adịghị eke.ogg]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Children of one parent have different Fortunes [[Category:Ilu]] hc43wbevrs61nvs15kytquamcl2wfym Onye ekwudoro n' ukwu ose ka a na-etu ori ose 0 6348 30320 30316 2026-05-17T14:02:15Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpųta */ added audio 30320 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== onye a hụrụ nso n'ihe ka a na-ejide, na-ebo ebubo, ma ọ bụ na-enye ahụhụ. ==Mkpọpųta== [[File:Ig-Onye ekwudoro n' ukwu ose ka a na-etu ori ose.ogg]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ====Bekee==== The person found closest to a situation or scene is usually the one suspected, accused, or held responsible. [[Category:Ilu]] 48hs0fplbdqq30yw7ja1xw6l6r86iur