Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.2 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Agwa ka mma ma eke tua 0 6352 30330 2026-05-18T18:27:24Z Perky John 1268 Jiri '==Nkọwa== Ihe ilu Igbo a na-akọwa bu na ezigbo omume na àgwà ọma ka mmadụ kwesịrị ibute ụzọ karịa ịma mma ma ọ bụ ihe mmadụ nwere n’ahụ. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Ones character is more valuable than physical beauty or body decoration. [[Category: Ilu]]' kere ihü 30330 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ihe ilu Igbo a na-akọwa bu na ezigbo omume na àgwà ọma ka mmadụ kwesịrị ibute ụzọ karịa ịma mma ma ọ bụ ihe mmadụ nwere n’ahụ. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Ones character is more valuable than physical beauty or body decoration. [[Category: Ilu]] b4hehyrc00jlxy4824pieed8akg8sfi Kama rijuo afọ dachie ụzọ, e bụrụ m afọ anighini laba 0 6353 30331 2026-05-18T18:48:03Z Perky John 1268 Jiri '==Nkọwa== Ilu a a na-adụ mmadụ ọdụ ka ọ ghara ịdị anyaukwu ma ọ bụ imebiga ihe ókè, n’ihi na imeru ihe nwayọọ na-eweta udo na ahụike. Ọ na- akuzi ka mmadụ ghara inwe ike ọchịchọ ya na ka Ihe onwere zuoro ya. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== It is better to eat moderately and stay healthy than to overeat and suffer afterward. [[Category: Ilu]]' kere ihü 30331 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a a na-adụ mmadụ ọdụ ka ọ ghara ịdị anyaukwu ma ọ bụ imebiga ihe ókè, n’ihi na imeru ihe nwayọọ na-eweta udo na ahụike. Ọ na- akuzi ka mmadụ ghara inwe ike ọchịchọ ya na ka Ihe onwere zuoro ya. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== It is better to eat moderately and stay healthy than to overeat and suffer afterward. [[Category: Ilu]] qiwf1uoj2mhau0d8n8w7q3zxjxeh1bw 30332 30331 2026-05-18T18:49:29Z Perky John 1268 /* Nkọwa */ 30332 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu Igbo a na-adụ mmadụ ọdụ ka ọ ghara ịdị anyaukwu ma ọ bụ imebiga ihe ókè, n’ihi na imeru ihe nwayọọ na-eweta udo na ahụike. Ọ na- akuzi ka mmadụ ghara inwe ike ọchịchọ ya na ka Ihe onwere zuoro ya. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== It is better to eat moderately and stay healthy than to overeat and suffer afterward. [[Category: Ilu]] cl7lt2x7hrhw9ns0k2xz07niwowxccy 30334 30332 2026-05-18T18:55:57Z Perky John 1268 /* Bekee */ 30334 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu Igbo a na-adụ mmadụ ọdụ ka ọ ghara ịdị anyaukwu ma ọ bụ imebiga ihe ókè, n’ihi na imeru ihe nwayọọ na-eweta udo na ahụike. Ọ na- akuzi ka mmadụ ghara inwe ike ọchịchọ ya na ka Ihe onwere zuoro ya. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== * It is better to eat moderately and stay healthy than to overeat and suffer afterward. * Be contented. [[Category: Ilu]] 5m87dzsj6ag78u64kjhxkyd56h061zx Ọbịa adịghị ngwugwu, ọnụ anaghị eme ihere 0 6354 30333 2026-05-18T18:54:39Z Perky John 1268 Jiri '==Nkọwa== Ilu Igbo a na-egosi na ihe dị mkpa n’ịnabata ọbịa bụ obi ọma na ịhụnanya, ọ bụghị ụbara nri ma ọ bụ akụ mmadụ nwere. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A visitor should not feel ashamed because true hospitality is not measured by the quantity of gifts or food available. [[Category: Ilu]]' kere ihü 30333 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu Igbo a na-egosi na ihe dị mkpa n’ịnabata ọbịa bụ obi ọma na ịhụnanya, ọ bụghị ụbara nri ma ọ bụ akụ mmadụ nwere. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A visitor should not feel ashamed because true hospitality is not measured by the quantity of gifts or food available. [[Category: Ilu]] 2omln5ghi0t90lwi4hiqr4k5z4i0jqn