Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.2
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Agwa ka mma ma eke tua
0
6352
30330
2026-05-18T18:27:24Z
Perky John
1268
Jiri '==Nkọwa== Ihe ilu Igbo a na-akọwa bu na ezigbo omume na àgwà ọma ka mmadụ kwesịrị ibute ụzọ karịa ịma mma ma ọ bụ ihe mmadụ nwere n’ahụ. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Ones character is more valuable than physical beauty or body decoration. [[Category: Ilu]]' kere ihü
30330
wikitext
text/x-wiki
b4hehyrc00jlxy4824pieed8akg8sfi
Kama rijuo afọ dachie ụzọ, e bụrụ m afọ anighini laba
0
6353
30331
2026-05-18T18:48:03Z
Perky John
1268
Jiri '==Nkọwa== Ilu a a na-adụ mmadụ ọdụ ka ọ ghara ịdị anyaukwu ma ọ bụ imebiga ihe ókè, n’ihi na imeru ihe nwayọọ na-eweta udo na ahụike. Ọ na- akuzi ka mmadụ ghara inwe ike ọchịchọ ya na ka Ihe onwere zuoro ya. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== It is better to eat moderately and stay healthy than to overeat and suffer afterward. [[Category: Ilu]]' kere ihü
30331
wikitext
text/x-wiki
qiwf1uoj2mhau0d8n8w7q3zxjxeh1bw
30332
30331
2026-05-18T18:49:29Z
Perky John
1268
/* Nkọwa */
30332
wikitext
text/x-wiki
cl7lt2x7hrhw9ns0k2xz07niwowxccy
30334
30332
2026-05-18T18:55:57Z
Perky John
1268
/* Bekee */
30334
wikitext
text/x-wiki
5m87dzsj6ag78u64kjhxkyd56h061zx
Ọbịa adịghị ngwugwu, ọnụ anaghị eme ihere
0
6354
30333
2026-05-18T18:54:39Z
Perky John
1268
Jiri '==Nkọwa== Ilu Igbo a na-egosi na ihe dị mkpa n’ịnabata ọbịa bụ obi ọma na ịhụnanya, ọ bụghị ụbara nri ma ọ bụ akụ mmadụ nwere. ===Mkpọpụta=== ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A visitor should not feel ashamed because true hospitality is not measured by the quantity of gifts or food available. [[Category: Ilu]]' kere ihü
30333
wikitext
text/x-wiki
2omln5ghi0t90lwi4hiqr4k5z4i0jqn