Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.3 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Ọsọ 0 5621 30449 26735 2026-05-24T05:54:06Z Celetex 55 E tinyere m ụda mkpọpụta 30449 wikitext text/x-wiki '''ọ́sọ́''' ==Nkọwa== Ọsọ bụ mmegharị ngwa ngwa, ya bụ, ịkwaga ngwa ngwa ma ọ bụ ime ihe n’enweghị oge efu. Ọ na-akọwa ọsọ ọsọ nke ihe ma ọ bụ mmadụ. ==Nkejiasụsu== Aha ==Ọmụmaatụ== # '''''Ọ na-agba ọsọ ngwa ngwa.''''' # '''''Ụmụaka na-agba ọsọ n’ubi.''''' ==Mkpọpụta== [[File:Ọsọ Ọsọ.wav|thumb|Speed]] ==Olu mba== # '''''Ngwa ngwa''''' ==Ntughari n'asusu ozo== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/speedrun speedrun] [[Category:Aha]] olkk53a90e3as35e8d7gd6alm9hwstx Mba mba ana-abara agu, oge a huru agu erebe ala. 0 6268 30443 30220 2026-05-24T03:36:06Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpụta */ 30443 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu igbo pụtara na onye ụjọọ na eme ọnụ mana oge ruo agaghị ahụ ya anya. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Mba mba ana-abara agu, oge a huru agu erebe ala..ogg]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Some people used to say that they would beat a person but when they see him they become afraid. [[Category: Ilu]] d8jpil08kpq5heor73faxu34inxaq5q A naghị eti nwata ihe mbọchị ọkwafuru mmanụ, ọ bụ ụbọchị ọ kwafuru ogiri 0 6270 30444 30222 2026-05-24T03:37:53Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpųta */ 30444 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa na anachaghị ata mmadụ ụta mgbe o mere ihe ọjọọ na mbụ kama ọ bụ na nke abụọ ka a na-echete ihe o mere na mbụ. ==Mkpọpųta== [[File:Ig-A naghị eti nwata ihe mbọchị ọkwafuru mmanụ, ọ bụ ụbọchị ọ kwafuru ogiri.ogg]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== The first mistake does not always recieve punishment, but the second mistake pays. [[Category:Ilu]] ijjixsw771cxmrnpp8wsfv49efttqv2 Ụbọchi onye ohi ga-akwa nne ya ka ndi ihe ha furu ga-abịa mgbaru 0 6271 30442 30223 2026-05-24T03:32:59Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpụta */ 30442 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ịlụ Igbo na-akọwa na ihe onye na-eme ka e ji amara ya. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ụbọchi onye ohi ga-akwa nne ya ka ndi ihe ha furu ga-abịa mgbaru.ogg]] ==Ntụgharị n'asụsụ== ===Bekee=== The proverb means that the day a criminal is conducting the mother's funeral is the day that all those whose items are missing comes for condolence [[Category: Ilu]] bby3kxdeyiisg81ktalzwgv6arx8mor Nwude oke nwude oke, oke a sị na-anụrụ na ya a na-agbaka 0 6276 30445 30228 2026-05-24T03:39:20Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpųta */ 30445 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ ilu Igbọ na-akọwa na onye kpọrọ ikpe echela na ọ bụ ya ga-emeri maọbụ onye na-eko nsogbu echekwala na ụjọ na-atụ onye ọ na-achọ. ===Mkpọpųta=== [[File:Ig-Nwude oke nwude oke, oke a sị na-anụrụ na ya a na-agbaka.ogg]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Not the person who calls prosecution will often win. [[Category:Ilu]] meei8p0z2ma7qvs3shwz24vv049x5nc Nwata nna ya ziri ozi na-agba okpa na mgbo. 0 6282 30440 30234 2026-05-24T03:24:58Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpųta */ 30440 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a pụtara na onye e nyere iwu ma ọ bụ onye nwere nkwado siri ike anaghị atụ egwu ime ihe e zitere ya. Ọ na-egosi obi ike na ntụkwasị obi n’ọrụ e nyere mmadụ. ==Mkpọpųta== [[Ig-Nwata nna ya ziri ozi na-agba okpa na mgbo..ogg]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A child sent on an errand by his father acts with confidence and without fear. [[Category:Ilu]] lojvsrhe3ht53byrpululkp5e2bz41g 30441 30440 2026-05-24T03:25:28Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpųta */ 30441 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a pụtara na onye e nyere iwu ma ọ bụ onye nwere nkwado siri ike anaghị atụ egwu ime ihe e zitere ya. Ọ na-egosi obi ike na ntụkwasị obi n’ọrụ e nyere mmadụ. ==Mkpọpųta== [[File:Ig-Nwata nna ya ziri ozi na-agba okpa na mgbo..ogg]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== A child sent on an errand by his father acts with confidence and without fear. [[Category:Ilu]] szo452dm47qdlipelbamul18cpn3l1x o gara n' uzo amaghị na iruro puru nti 0 6292 30446 30313 2026-05-24T03:40:29Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpụta */ 30446 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== onye na-ekwu maka mmadụ na-agwa onye ikwu ya okwu mgbe ụfọdụ. Ilu igbo pụtara ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-o gara n' uzo amaghị na iruro puru nti.ogg]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== A person who speaks of somebody sometimes speaks to the hearing of a relative [[Category: Ilu]] 8s6hxfagps7kqbt7fw47wdmr3twsx4u Ichi abụghị uri edehie edeghaa 0 6349 30447 30307 2026-05-24T03:43:27Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpụta */ 30447 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu a na-akọwa na- enwere ụfọdụ mmehie na-enweghi mgbaghara. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ichi abụghị uri edehie edeghaa.ogg]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== * Any mark on the body whether right or wrong should be like that. * Some mistakes are irredeemable. [[Category: Ilu]] 7fzsamthy7vbdrue3muprxgd4mfrydd Okụkọ si na ihe ya bu mmiri achu di ya mkpa 0 6350 30448 30308 2026-05-24T03:44:39Z Ebube Clara 1134 /* Mkpọpụta */ 30448 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu Igbo a na-akọwa ihe ka mmadụ mkpa ka ọ na-eme. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Okụkọ si na ihe ya bu mmiri achu di ya mkpa.ogg]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== What a person seeks irrespective of sun or rain is of importance to him. [[Category: Ilu]] 1uk12tkac56vq3wcw3nxxwz6ptpdi1t ri 0 6447 30439 2026-05-23T15:24:35Z Celetex 55 Jiri ''''ri''' ===Nkọwa=== Iri nri ===Nkejiasụsụ=== ngwaa ===Ọmụmatụ=== O na-eri nri ụtụtụ. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== === Ntụziaka Grammatik === Ụdị Tense Igbo Form Nkọwa (Bekee) Nganihu || iri || to eat Oge Ugbu a || na-eri || is eating Oge Gara Aga || riri || ate Oge Na-abịa || ga-eri || will eat Ụdị Njụ || erigh...' kere ihü 30439 wikitext text/x-wiki '''ri''' ===Nkọwa=== Iri nri ===Nkejiasụsụ=== ngwaa ===Ọmụmatụ=== O na-eri nri ụtụtụ. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== === Ntụziaka Grammatik === Ụdị Tense Igbo Form Nkọwa (Bekee) Nganihu || iri || to eat Oge Ugbu a || na-eri || is eating Oge Gara Aga || riri || ate Oge Na-abịa || ga-eri || will eat Ụdị Njụ || erighị || will not eat / did not eat ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ====Beeke==== To eat [[Òtù:ngwaa]] [[Òtù: mgbanwe ngwa]] 73uochorr2hlsxoupsbypo55l7i4gdy