Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.6
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Abali
0
12
42025
23233
2026-06-10T18:48:38Z
Iwuala chisom
965
42025
wikitext
text/x-wiki
'''Abali'''
=Nkọwa=
Oge ọchịchịrị nke dị n'etiti otu ụbọchị na ụbọchị ọzọ. Ọ bụkwa oge ndị mmadụ anaghị ahụ ụzọ nke ọma.
[[Usòrò:2013, Albuquerque, View S, Rio Grande River - panoramio.jpg|thumb]]
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ọ bụ abalị ka ndị ajọ mmadụ ji eme mpụ
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-Abalị.wav|thumb|áká_èkpè]]
===Olumba===
Anyasị
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/night night]
[[Òtù:aha]]
bzhsokjzcyfb2i1shfbu422alrebnsz
Ngala
0
1045
42026
4238
2026-06-10T18:50:32Z
Iwuala chisom
965
42026
wikitext
text/x-wiki
'''Ngala'''
[[Usòrò:The-Show-Off-4.jpg|thumb|right|alt=Ngala|Ngala]]
==Nkọwa==
Nke a bụ ọnọdụ mmadụ ibụ onye nganga, nlecha maọbụ ngala
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nkọlika bụ onye ngala. Ọọ na elechaka
===Mkpọpụta===
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[[Òtù:aha]]
3ylaxywcekv47iao30kjwnykipacufx
mmiri Chukwu
0
2409
42027
25348
2026-06-10T18:54:34Z
Iwuala chisom
965
42027
wikitext
text/x-wiki
'''Mmiri Chukwu'''
==Nkọwa==
Nke a bụ otu n'ime Sakrament asaa ewere n'uka Katọlik. Ana emekari nwata nke a n'ọnwa atọ maọbụ na okenye. Ana-esi na ya anabata onye maọbụ ndi n'ime ụka.
===Nkejiasụsụ===
Aha.
=== Ọmụmaatụ ===
Chiemerie mere Mmiri chukwu na ụlọ ụka anyị.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-mmiri Chukwu.ogg]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://web.archive.org/web/20220616040115/https://en.wiktionary.org/wiki/baptism Baptism]
[[Òtù:Aha]]
[[Otú:aha]]
ps14nkzidgyzzyv9vnmopou155smejh
mmiri ozuzo
0
2410
42028
24963
2026-06-10T18:58:07Z
Iwuala chisom
965
42028
wikitext
text/x-wiki
'''Mmiri ozuzo'''
=Nkọwa=
'''mmiri ozuzo''' bụ mmiri si n' eligwe na agbadata.
[[File:Here comes rain again.jpg|thumb|Here comes rain again]]
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmatu===
#'''mmiri zoru''' na afo a erika
# ọ bụ '''mmiri ozuzo''' mebiri ụnọ nnam
=== Mkpọpụta ===
=== olumba===
=Ntugharị n'asụsụ ọzọ=
===bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/rain Rain]
[[Òtù:aha]]
275vmy4qn3xhq3c4dajeovaw9xmd5ll
mpụtara
0
2422
42029
29062
2026-06-10T19:00:29Z
Iwuala chisom
965
42029
wikitext
text/x-wiki
''' mputara '''
= Nkọwa =
Ụzọ esi egosipụta ihe site n'okwu di iche iche, akara kọwara ihe maọbụ mbunuche anyi,
uru maọbụ mkpa ihe dị.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===ọmụmaatụ ===
# gwa m mpụtara dị na mkpọtụ i na-eme
# mpụtara akara ndị a bụ gịnị?
===mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NiferO-mpụtara.wav]]
===olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/meaning meaning]
[[Òtù:aha]]
h8qtud7no7enk8t8ro57zifkypgg8nk
myiriudaume
0
2428
42030
11108
2026-06-10T19:03:21Z
Iwuala chisom
965
42030
wikitext
text/x-wiki
''' Myiriudaume '''
= Nkowa =
Nke a bụ mgbochiume na-akpa agwa ka udaume. Hanaebu udaolu, ikuku na-esi n'imi aputa mgbe a na-akpọpụta ha
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Omumaatu ===
Myiri udaume enwere n'asụsụ igbo bụ [m] na [n]
=== Mkpoputa ===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Igboanude-myiriudaume.wav|thumb|left|myiriudaume]]
=== Olumba ===
= Ntughari n'asụsụ ozo =
= Bekee =
Syllabic consonant
[[Òtù:aha]]
895yqps2nqmbu89v3bx0e85z0kplyfg
na mmalite
0
2446
42031
30170
2026-06-10T19:06:33Z
Iwuala chisom
965
42031
wikitext
text/x-wiki
'''nwaamdi'''
=Nkọwa=
Na egosi na mbido ihe otu ihe si bido
===Nkejiasusu===
Nkọwa aha
===omumaatu===
Na mmalite anyi nwere nsogbu
===mkpoputa===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-na mmalite.wav]]
===olumba===
Na mbido n'asụsụ Nkanu dị n'Enugwu steeti.
===ntughari n'asụsụ ozo===
https://en.wiktionary.org/wiki/beginning
[[Òtù:aha]]
at4buwhvhp9l1wlh0s357zxmf492vls
nchekwube
0
2456
42032
11193
2026-06-10T19:10:12Z
Iwuala chisom
965
42032
wikitext
text/x-wiki
'''nchekwube'''
=Nkọwa=
Nkwenye maọbụ ebumuche banyere ihe anyi chere anyi nwere olile anya na ọ ga eme.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Anye nwere nchekwube na ihe ga adị mma.
===Mkpọpụta===
===Olumba===
=ntughari asụsụ uzo=
https://en.wiktionary.org/wiki/hope
[[Òtù:aha]]
ts13mvjo1bvhi9qstpx1w9trrtwvfsi
nganiihu
0
2516
42024
23980
2026-06-10T18:42:24Z
Iwuala chisom
965
42024
wikitext
text/x-wiki
'''nganiihu'''
=Nkowa=
Mkpụrụokwu mofim ana agbakwunye na ihu mkpụrụokwu ma ọ bụ isingwaa iji gbazie nghọta mkpụrụokwu ahụ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
#ndi a bucha nganiihu
#eri ọ na eri nri
#agba ọ na agba oso
===mkpoputa===
[[File:Ig-nganiihu.ogg]]
===olumba===
===ntughari asụsụ ozo===
https://en.wiktionary.org/wiki/preffix
[[Òtù:aha]]
dk0ui93auyxp4uyu7xjlauqnfhhl5gz