Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.7 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Adaku 0 35 42224 29235 2026-06-20T15:21:09Z Iwuala chisom 965 42224 wikitext text/x-wiki '''Adakụ''' ===Nkọwa=== Adakụ bụ Aha a na-abakari umụaka n'ala Igbo ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m bụ Adakụ ===Mkpọpụta=== A/da/kụ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Dagentle-Adaku.wav]] ===Olumba=== Ada-eku ==Ntụghari n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/ Daughter of wealth] [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Category: Aha]] [[Category:Mmadụ]] [[Category:Igbo Noun Project]] g7ug8zowbxgkn6t8a95pev5tx865s4n Adaora 0 36 42222 41930 2026-06-20T14:38:49Z Iwuala chisom 965 42222 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Adaọra bụ aha a na-abakarị nwata nwaanyị nke mbụ n'ezinụlọ n'ala Igbo. Nke a pụtara isi nwa nwaanyị nke ọha niile. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Aha m bụ Adaọra ===Mkpọpụta=== Àdáọ̀rà [[File:Ig-Adaora.ogg]] ===Olumba=== Adaoha ma ọ bụ Adaorah na-akụkụ Enugwu na Imo Steeti ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== Swahili: Binti wa watu ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/ First daughter of the public] [[Òtù:Aha]] [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Category:Mmadụ]] [[Category:Igbo Noun Project]] 2jjt47t8gywarwfaucjkunstui6zyht Afọnụ 0 51 42221 23248 2026-06-20T14:36:19Z Iwuala chisom 965 42221 wikitext text/x-wiki '''Afọnụ''' ==Nkọwa== Nke a bụ aji n'aputa ụmụnwoke n'agba mgbe ha ruru oge ya ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Afọnụ ya n'erubazi ya n'ọnụ n'ihi akpụghị ya akpụ ọtụtụ oge. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-afọnụ.wav|LL-Q33578_(ibo)-Akwugo-afọnụ|thumb|left|alt=Afọnụ|Afọnụ]] [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-afọnụ.wav|LL-Q33578_(ibo)-Akwugo-afọnụ|thumb|left|alt=Afọnụ|Afọnụ]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/moustache#English moustache] [[Òtù:aha]] [[Category:]] o7pnucyaqrh8hhyy2xco6m8srqfslgs Agusiobo 0 67 42216 16974 2026-06-20T14:21:43Z Iwuala chisom 965 42216 wikitext text/x-wiki '''Agusiobo''' ===Nkọwa=== Aha Igbo nke pụtara na ibọ ọbọ ihe ọjọ emere mmadụ ===Nkèjịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Agusiobo bụ aha nwanne mụ nwoke ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Revenge 2ixe2dsljduqzldtuvkbsgs47qwf4i5 Alutara aluta 0 176 42214 23193 2026-06-20T14:15:38Z Iwuala chisom 965 42214 wikitext text/x-wiki """Alutara aluta""" ===Nkọwa=== Nke a bụ aha ana-kpọ ụmụ nwaanyị alụtara alụta na-be di ha. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Álụtara oriakụ Maazị Obi n'afọ asaa gara aga. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Alụtara alụta.wav|áká_èkpè|thumb|Alụtara alụta]] ===Olumba=== *Ụmụ nwunyeedi *Ụmụ inyom *Anụtara anụta ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Married women https://en.m.wiktionary.org/wiki/women [[Òtù:Wiki Loves Names]] sh0wmxg7lvshaxsbco66pzxuq3mrq1e Ikekwa 0 703 42202 2770 2026-06-20T13:50:32Z Iwuala chisom 965 42202 wikitext text/x-wiki ''' Ikekwa ''' ===Nkọwa=== ''' Ikekwa ''' bụ ọnọdụ amaghi ka ihe a na-ekwu maka ya ọ ga-eme ma ọ bụ ọ gaghi eme ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== '''ikekwa''' ọ bụrụ na mmiri ga-ezo ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Ikekwa.ogg|thumb|left|Ikekwa]] ===Olumba=== Ikekwe =Ntughari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/perhaps perhaps] [[Òtù:aha]] [[category:]] swdp2fszbpq9qo5tr1614f7ecgrefxy Mgba 0 875 42223 3418 2026-06-20T14:49:28Z Iwuala chisom 965 42223 wikitext text/x-wiki =Nkọwa= Nke a bụ otu n'ime ọtụtụ egwuregwu ndi Ịgbo nwere. A nadi mmadụ abụọ na-achọ ịgosi onye ka ịke bụ ndị na-egosipụta nke a. Ha na-eji aka ha na-atọgide maọbụ na-achọ ịtụ onye ya na ya na-agba mgba n'ala iji gosi na ya ka sie ike. [ [[Usòrò:Lutte sénégalaise Bercy 2013 - Mame Balla-Pape Mor Lô - 32.jpg|thumb|right|Igba Mgba]] ] ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nna m bụ diọka mgba. Azụ ya anaghi eru ala. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ===Ntụgharị n,asụsụ ọzọ=== =Bekee= [https://en.wiktionary.org/wiki/wrestling wrestling] [[Òtù:aha]] ilfrmzpmwkyxmewm42nqz2iaprhzutr Mgbada 0 878 42215 29519 2026-06-20T14:17:26Z Iwuala chisom 965 42215 wikitext text/x-wiki Mgbada [[Usòrò:The book of antelopes (1894) Raphiceros melanotis.png|The_book_of_antelopes_(1894)_Raphiceros_melanotis|thumb|right|alt=Mgbada|Mgbada]] ==Nkọwa== Nke a bụ otu n'ime anụmanụ enwere ,amaara maka mpi ha dị nro na ogologo. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== 1. Mgbada ahụ gbasara ọsọ mgbe ọ hụrụ dị ntà. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-Mgbada.wav|LL-Q33578_(ibo)-Akwugo-Mgbada|thumb|left|alt=Mgbada|Mgbada]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/antelope#English antelope] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Anụmanụ]] [[Òtù:Anụ ọhịa ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] bg2dso5vf0k3qj54py8em6ha4kb2vw7 Mgbochi 0 902 42226 3552 2026-06-20T15:56:58Z Iwuala chisom 965 42226 wikitext text/x-wiki '''Mgbochi''' ==Nkọwa== Nke a bụ onodu ime ka mmadụ hapụ inwete ihe ruru ya ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ajo nwoke ahụ ekweghi ya nwete oke ruru ya n'ego ahụ ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ozo== ===Bekee=== [[Òtù:aha]] lshnfecwgze2aeaper2km5ujms75w65 Mma Oge 0 949 42211 3740 2026-06-20T14:09:20Z Iwuala chisom 965 42211 wikitext text/x-wiki '''Mma Oge''' ==Nkọwa== Nke a bụ mma eji asụ ala,egbu osisi,egbu akwu w.d.g ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== E ji mma oge gbutuo nkwu ahụ ubochi Uka gara aga. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Chikeme Chizurum-Mma Oge.wav|thumb|left|alt=Mma Oge|Mma Oge]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ozo== ===Bekee=== [[Òtù:aha]] nxqxk7q9afrzifluyr7zo4s7bj77n66 Nke abụọ 0 1077 42233 4443 2026-06-20T16:10:31Z Iwuala chisom 965 42233 wikitext text/x-wiki '''Nke abụọ''' [[Usòrò:Symbol 2.svg|thumb|right|alt=Abuo|Abuo]] =Nkọwa= ''' Nke abụọ ''' bụ ụsoro ọnụọgụgụ na-abia ma nke mbụ gachaa # Ọ na egosikwa ole ihe dị # Ọ na egosikwa usoro ===Nkejịasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== # Ha dị '''abụọ''' # Ọ gbara onye nke '''abụọ''' # Nke a bụ nke ugboro abụọ ọ chọtara gi ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Ebọọ - Udi Ibọọ - Abo Ibụa - Onicha =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/second second] [[Òtù:aha]] 62hcbcq5jtv9bj5udhshy20yg70u64z Nkwu 0 1111 42239 4601 2026-06-20T16:21:12Z Iwuala chisom 965 42239 wikitext text/x-wiki '''Nkwu''' =Nkọwa= Nke a bụ otu n'ime osisi nine Chineke kere nke na-adi n'ụlọ nakwa ọhia. Osisi a bara nnukwu uru Ọ bụ ya nenye mmaya, aziza mmanụ nakwa ihe ndị ọzọ. Ahụ ya n'ile bara uru nke ukwu. [[Usòrò:Palm tree.jpg|thumb|right|nkwụ]] ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Enyere m ndị ọbia m otu ite mmaya na ukwu aziza unyahu ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/palm_tree palm_tree] [[Òtù:aha]] [[category:]] ob2lz41hjxz41mijxw8o5hcwk342k7v Nnoneelu 0 1143 42238 29624 2026-06-20T16:19:39Z Iwuala chisom 965 42238 wikitext text/x-wiki ''' Nnoneelu ''' = Nkọwa = Nke a bụ nọmba ndị ahụ dị n'elu mgbe anyị na-eme ọnụogụgụ nke mkpekere ===Nkejiasụsụ=== Aha === Ọmụmaatụ === 1/4, 2/6, 3/7, 8/10 # ndi a niile bucha Nnoneelu # Nnoneelu dị ebe a bụ 1, 2, 3, nakwa 8 === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Judith Chinenyenwa-Nnoneelu.wav]] === === Olumba === =Ntụghari n'asụsụ ọzọ = === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/numerator numerator] [[Òtù:aha]] [[category:]] 7dzbzji1gnujp1xbvhb0ok27bhezv2b Okwu Mbite 0 1355 42241 24599 2026-06-21T02:31:14Z Geraldine Kene 966 42241 wikitext text/x-wiki '''Okwu Mbite''' ==Nkọwa== Nke a bụ okwu ewetere n'asụsụ ọzọ were mejuo ma ọ bụ meputa okwu n'asụsụ ọzọ. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ashawo abụghị okwu Igbo, ọ bụ okwu ebitere n'asụsụ Yoruba. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Okwu Mbite.ogg]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Loan word [[Òtù:aha]] czjhg0xdu3atlz4tde9eqzhdtgobvoi 42242 42241 2026-06-21T02:31:51Z Geraldine Kene 966 /* Nkọwa */ 42242 wikitext text/x-wiki '''Okwu Mbite''' ==Nkọwa== Nke a bụ okwu ewetere n'otu asụsụ were mejuo ma ọ bụ meputa okwu n'asụsụ ọzọ. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ashawo abụghị okwu Igbo, ọ bụ okwu ebitere n'asụsụ Yoruba. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Okwu Mbite.ogg]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Loan word [[Òtù:aha]] tmc2rp22e9pkpf9s74e6a7ft4kyp4wn ikpuru 0 2152 42219 9690 2026-06-20T14:27:28Z Iwuala chisom 965 42219 wikitext text/x-wiki '''ikpuru''' =Nkọwa= '''ikpuru''' bụ aruru na anọ na ihe rerere [[Usòrò:Maggots, London Zoo, London.jpg|thumb|ikpuru]] ===Nkejiasụsụ=== aha ===Omụmaatụ=== '''ikuru''' dị na anụ ahụ mebiri emebi ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Ikpuru.ogg|thumb|left|ikpuru]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/maggot maggot] [[Òtù:aha]] [[category:]] 8gu7n2s6eeii4vqmfsscc3a0bsiptiq ji abana 0 2209 42207 29353 2026-06-20T13:59:37Z Iwuala chisom 965 42207 wikitext text/x-wiki '''ji abana''' =Nkọwa= '''Ji abana''' bụ otu nime ji ndị Igbo nwere nke na asọ mmiri mmiri ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ==== '''ji abana''' anaghi asọ uso ka ji ndị ọzọ ===mkpọputa=== ===Olumba==== =Ntụgharị n asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Dioscorea_alata Dioscorea_alata] [[Òtù:aha]] [[Category: Ihe oriri]] [[Category: Igbo Noun Project]] 8tw36ogc6d09aexudf4495kdxoctsgf kpọm 0 2240 42218 25192 2026-06-20T14:25:05Z Iwuala chisom 965 42218 wikitext text/x-wiki =Nkọwa= Kpọm (.) bụ akara eji egosiputa na okwu edemede eru go na njedebe ===Nkejiasusu=== Aha =Omumaatu= I tinye kpom n'okwu edemede na eme ka okwu ahụ nwee isi. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-kpọm.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ozo= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/full_stop full stop] [[Òtù:Aha]] [[Òtù:aha]] 4asubm4yfaawqj9gkvtc3d03yjz9txl mgbochi mgbọegbe 0 2333 42208 10636 2026-06-20T14:01:34Z Iwuala chisom 965 42208 wikitext text/x-wiki [[Usòrò:IDET2007 bulletproof glass.jpg|thumb|right|Bulletproof Glass]] '''mgbochi mgbọegbe''' =Nkọwa= Nke a bụ udịrị ihe eje egbochi mgboegbe itụgbu mmadụ. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== gọọmentị ewepụtala ego maka mmepụta ebe ana-arụ mgbochi mgbọegbe ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Oby Ezeilo-mgbochi mgbọegbe.wav|thumb|left|mgbochi mgboegbe]] ===olumba=== =ntughari asusu ozo= ===bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/bulletproof bulletproof] [[Òtù:aha]] sjcpytirr7x2hyn95os5gei8h81cssl mgbárú 0 2339 42225 25261 2026-06-20T15:55:35Z Iwuala chisom 965 42225 wikitext text/x-wiki '''Mgbárú''' ==Nkowa== Nke a bụ mmadụ ibịa leta ezinụlọ mmadụ nwụnariri ===Nkejiasusu=== Aha ===Omumaatu=== Ndị mmadù ji ewu na ọkụkọ biara anyị mgbaru ===Nkpoputa=== ===Olundi=== Mgbalu Ụlọ akwa ===Ntụgharị n’asụsụ ozo=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/condolence condolence visit] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] gdnx6tesz7jy7tqr1oe3s0e4vufgysq mkpi 0 2354 42227 10720 2026-06-20T15:58:08Z Iwuala chisom 965 42227 wikitext text/x-wiki '''mkpi''' =Nkọwa= '''mkpi''' bụ oke ewu' o na ebi n'ụlọ mana o were isi. [[Usòrò:Parasite130113-fig1 Haemonchotolerance in West African Dwarf goats.png|thumb|mkpi]] ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Omụmaatụ=== Onya mabiri '''mkpi''' ahụ Ukwu ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Mkpi.ogg|thumb|left|mkpi]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[https://en.wikipedia.org/wiki/Goat|Goat]] [[Òtù:aha]] hmdpn6ll997wxyyk5mzwgts36ual1sb mkpọpụta 0 2374 42210 10840 2026-06-20T14:07:32Z Iwuala chisom 965 42210 wikitext text/x-wiki '''mkpọpụta''' =Nkọwa= #'''mkpọpụta''' bụ ka okwu dị iche iche kwesiri isi na- adapụta mgbe ana-akpọ ha #'''Nke a bụ ọnọdụ ikwuputa maọbụ ikpọpụta okwu maọbụ ihe ka osi kwesí ekwesí.''' ===Nkejiasụsụ=== aha ===Omụmaatụ=== # biko '''mkpọpụta''' okwu gi adabaghi adaba # Mkpọpụta okwu di mkpa n'okwu maọbụ n'ihe nile maka ido anya ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Mkpoputa.ogg|thumb|left|mkpọpụta]] ===Olumba=== =Ntughari n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/pronunciation pronunciation] [[Òtù:aha]] orkvaszzui2x9b6m6nzeojt1hi31pv9 ndi mmụọ 0 2478 42230 11287 2026-06-20T16:06:13Z Iwuala chisom 965 42230 wikitext text/x-wiki '''Ndi mmụọ''' =Nkọwa= N'omenaala Igbo, ha bụ ndị nwụrụ anwụ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ndị mmụọ nọ ebe a. Ka anyị kpọkuo ndị mmụọ nna anyị ha. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Ndị mmaa n'asụsụ Nkanu dị n'Enugwu steeti. =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ==Bekee== [https://en.wiktionary.org/wiki/Spirit Spirit] ==German== [https://de.wiktionary.org/wiki/Geist Geist] ==French== [https://fr.wiktionary.org/wiki/Esprit Esprit] ==French== [https://web.archive.org/web/20151024020457/https://fr.wiktionary.org/wiki/proc%C3%A9s Procés] ==Portuguese== [https://web.archive.org/web/20210129190328/https://pt.wiktionary.org/wiki/esp%C3%ADrito Espírito] ==Italian== [https://web.archive.org/web/20171103132826/https://it.wiktionary.org/wiki/spirito Spirito] [[Òtù:aha]] lyna1gk5hex9uv2p3j80bnimmp2zr8x ngwongwo 0 2530 42212 29716 2026-06-20T14:11:44Z Iwuala chisom 965 42212 wikitext text/x-wiki "ngwongwo" ===Nkọwa=== Ngwongwo bụ ihe mmadụ nwere o ji achọ ndụ ya mma ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== # ngwongwo mụ dị n' obodo england . # ha ga-ebutara m ngwongwo m dị n' obodo england na izu aụuọ na- bịa ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-ngwongwo.wav]] ===olumba=== ibu, ngwongwo =Ntụghari n asụsụ ọzọ= === Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/property property] [[Òtù:aha]] 9kp3h8f5lsnsa0mrr7iqb82zscshxji njiko 0 2553 42232 19494 2026-06-20T16:09:02Z Iwuala chisom 965 42232 wikitext text/x-wiki '''Njiko''' = Nkọwa = Nke a bụ otu mkpụrụokwu eji ejiko nkeji okwu abụọ nakwa ahiri dị iche iche n'igbo mkpụrụokwu na-arukari oru njiko bụ na, ka, kama, maọbụ, o na-akwuru onwe ya. tupu, ma, ebe ọ bụ, niihi === Nkejịasụsụ === aha === Ọmụmaatụ === Njikọ òtù amaka === Mkpọpụta === [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-Njikọ.wav|thumb|áká_èkpè]] === Olumba === ==Ntụgharị n'asụsụ ozo == === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/conjuction conjuction] [[Òtù:aha]] pwqu9in015huf7esavl892zjxpv7vhw njirimara 0 2555 42229 19480 2026-06-20T16:02:05Z Iwuala chisom 965 42229 wikitext text/x-wiki '''njirimara''' =Nkọwa= Nke a bụ uzo maọbụ otu dị iche iche esi amata ihe ===Nkejiasusu=== Nkowaaha ===Ọmụmaatụ=== njirimara mmadụ bụ iku ume ikwu okwu w.d.g Obodo ọ bụla nwere njirimara nke ha. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-njirimara.wav|thumb|áká_èkpè]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ uzo== [https://en.wiktionary.org/wiki/characteristic characteristics] [[Òtù:aha]] s4fv5h8eydewed5valo9lzvj2xd49w5 42235 42229 2026-06-20T16:14:12Z Iwuala chisom 965 42235 wikitext text/x-wiki '''njirimara''' =Nkọwa= Nke a bụ uzo maọbụ otu dị iche iche esi amata ihe ===Nkejịasụsụ=== Nkowaaha ===Ọmụmaatụ=== njirimara mmadụ bụ iku ume ikwu okwu w.d.g Obodo ọ bụla nwere njirimara nke ha. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-njirimara.wav|thumb|áká_èkpè]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ uzo== [https://en.wiktionary.org/wiki/characteristic characteristics] [[Òtù:aha]] 69hbhcnpe5xtsptlwttka11ihhshjy7 nkwado 0 2587 42228 21594 2026-06-20T15:59:43Z Iwuala chisom 965 42228 wikitext text/x-wiki '''nkwado''' =Nkọwa= Ọnọdụ ị dọnyere mmadụ ukwu iji sị ya gaa n'ihu n'ihe ọ na-eme. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== Onye nkuzi m nyere m nkwado ije dee ule ahụ' ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== =Ntụghari n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/support support] [[Òtù:aha]] kl4qzmtggki36l524856im2u1aqopcv nkwekọrita 0 2589 42234 24061 2026-06-20T16:12:51Z Iwuala chisom 965 42234 wikitext text/x-wiki ''' Nkwekọrita ''' = Nkọwa = Nghota dị n'etiti mmadụ abụọ maọbụ karịa gbasara usoro ha ga-agbaso wee mee ihe ha chọrọ. === Nkejiasusu === aha === Omumaatu === Anyi nwe nkwekọrịta n'etiti anyị. === Mkpọputa === [[File:Ig-nkwekọrita.ogg]] === Olumba === = Ntụgharị n'asụsụ ọzọ = === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/agreement Agreement] [[Òtù:aha]] f38kgrel6ifaamc98r5kfi679iyvj2l nnomi 0 2628 42237 30167 2026-06-20T16:18:16Z Iwuala chisom 965 42237 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ime hari ihe mmadụ mee dịka onye ahụ si me ya ===Nkejịasụsụ=== Ngwaa ===Omumaatu=== Ụmụaka na e nnomi nne na nna ha ===Mkpoputa=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Anastesia chi-Nnomi.wav|LL-Q33578_(ibo)-Anastesia_chi-Nnomi]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n' asụsụ ozo=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/mimic mimic] [[Òtù:aha]] ag6kpk0xys6r5btf9dkml2p1wbg9h9j nnọpụga 0 2638 42231 24002 2026-06-20T16:07:22Z Iwuala chisom 965 42231 wikitext text/x-wiki [[Usòrò:New isolation ward.jpg|thumb|Ụlọ nnọpụga]] [[Usòrò:Progess in new supsect ward.jpg|thumb|Ụlọ nnọpụga na Nigeria]] == Nkọwa == * ikewapụ mmadụ dịka onye na-arịa ọrịa na-efe efe na ebe ndị ọzọ nọọ * ọnọdụ mmadụ ịnọ naanị ya, karịchaa ma ọ bụrụ na ọ bụghị ya kpebiri ịnọrọ onwe ya === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === * Itinye ndị mmadụ nwere nje COVID-19 na ọnọdụ nnọpụga dị mkpa maka ịchịkwa nje ahụ. * Nọpụ iche na-eme ka mmadụ ghara inwe obi ụtọ === Mkpọpụta === [[File:Ig-nnọpụga.ogg]] === Olumba === Nnọpụ iche == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == Bekee [[wiktionary:isolation|Isolation]] [[Òtù:aha]] gzz2637r09242kus2bc2fm967fdooh3 nshikọ 0 2653 42204 24594 2026-06-20T13:54:09Z Iwuala chisom 965 42204 wikitext text/x-wiki Nshiko ==Nkọwa== Nke a bụ anụmanụ n'ebi na mmiri. O bụkwa anụ oriri ===Nkejiasusu=== Aha [[File:Goneplax rhomboides 2.jpg|thumb|Goneplax rhomboides 2]] ===Ọmụmaatụ=== 1. A hụrụ m nshiko n'ime mmiri. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-nshikọ.ogg]] ===Olumba=== Nhikọ == Ntụgharị ń asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/crab#English crab] [[Òtù:aha]] 8zbcog4uawix7oz5u8y5xy9xefm71s7 nsogbu 0 2660 42201 28982 2026-06-20T13:49:13Z Iwuala chisom 965 42201 wikitext text/x-wiki '''nsogbu''' =Nkọwa= ihe isi ike ekwesịrị imezị ===Nkejiasụsụ === Aha ===Ọmụmaatụ=== O na-apu maka onwere nsogbu siri ike Okporo ụzọ bụ nnukwu nsogbu obodo ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-nsogbu.wav]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ozo= ===Bekee=== * [https://en.wiktionary.org/wiki/problem problem] ===Tyap=== * [https://kcg.wiktionary.org/wiki/a̱bung a̱bung] [[Òtù:aha]] 7hc0q0txo1t3fg5rgh70b79g1xaer6q ntakiri 0 2668 42205 28944 2026-06-20T13:55:48Z Iwuala chisom 965 42205 wikitext text/x-wiki '''ntakiri''' =Nkọwa= Ihe na enweghi nga ọha ===Nkejịasụsụ=== Nkọwa-aha ===Ọmụmaatụ=== Ha nyerem ihe ntakiri ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-King ChristLike-ntakiri.wav]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ozo= ===Bekee=== https://en.wiktionary.org/wiki/small [[Òtù:aha]] jln5q6nlum2axt0adqapfr22deb3am6 ntutu isi 0 2681 42209 29079 2026-06-20T14:05:19Z Iwuala chisom 965 42209 wikitext text/x-wiki '''Ntutu isi''' === Nkọwa === Ájí na-etoputa n'isi mmadụ. Ọ bụ ya n'emechite okpokoro isi mmadu. Enwere ike ike ya eke maọbụ kpaa ya akpaa. === Nkejiasụsụ === Áhà === Ọmụmaatụ === Ntutu isi nne m na acha ọcha === Mkpọpụta === [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mirah50-ntutu isi.wav]] === Olumba === Agiri isi (Owerri) === Ntụgharị n'asụsụ ọzọ === === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/hair hair] [[Òtù:aha]] 46vv6smnsf4hf5s58m0j7jyfzcvi8se nwaanyi agadu 0 2700 42203 30171 2026-06-20T13:52:09Z Iwuala chisom 965 42203 wikitext text/x-wiki ''' Nwaanyị Ajadu/ Nwaanyi Isimkpe''' === Nkọwa === Nwaanyi luru dị, di ya anwụọ, mana ọlụghị dị ọzọ === Nkejịasụsụ === Áhà === Ọmụmaatụ === Nwaanyi ajadu a echiri echichi bụ onye na-akpa ezigbo agwa === Mkpọpụta === [[File:Ig-nwaanyi agadu.ogg]] === Olumba === Nwaanyi isimkpe (Abia) === Ntụgharị n'asụsụ ozo === === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/widow widow] [[Òtù:aha]] f19ino9uakfqn0obhkxuiz077k4n01i 42240 42203 2026-06-20T17:20:46Z Iwuala chisom 965 42240 wikitext text/x-wiki ''' Nwaanyị Ajadu/ Nwaanyi Isimkpe''' === Nkọwa === Nwaanyi luru dị, dị ya anwụọ, mana ọlụghị dị ọzọ === Nkejịasụsụ === Áhà === Ọmụmaatụ === Nwaanyi ajadu a echiri echichi bụ onye na-akpa ezigbo agwa === Mkpọpụta === [[File:Ig-nwaanyi agadu.ogg]] === Olumba === Nwaanyi isimkpe (Abia) === Ntụgharị n'asụsụ ozo === === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/widow widow] [[Òtù:aha]] q3ewebwc429auxxxvryi8psm7xgznq9 nzu anya 0 2726 42206 19557 2026-06-20T13:57:41Z Iwuala chisom 965 42206 wikitext text/x-wiki '''Nzu Anya''' === Nkọwa === '''Nzu anya''' bụ otu n'ime ihe ụmụnwaanyị ji achọ mma nke ana-ete n'anya. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === Ọ zụtara mkpọ '''nzu anya''' abụọ === Mkpọpụta === [[Usòrò:Nzu anya.ogg|thumb|left|nzu anya]] === Olumba === === Ntụgharị n'asụsụ ọzọ === === Bekee === [https://en.wiktionary.org/wiki/eye_shadow eye_shadow] [[Òtù:aha]] q6tix8w0ib13upsl2gjsjsi794cj3kv Nnedimma 0 3618 42236 29485 2026-06-20T16:16:04Z Iwuala chisom 965 42236 wikitext text/x-wiki [[Nnedimma]] ===Nkọwa=== Nnedimma pụtara na nné bụ ezigbo ihe, na nné dị mmá ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nnedimma bụ aha ana-kpo nwata nwanyị na àlà Igbo ===mkpoputa=== Nnédịmmá ===Olumba=== Nneoma ===Ntụgharị=== ===Bekee=== Mother is good /good mother ===Category=== <nowiki>[[Category:wt/ig/Wiki Loves names]]</nowiki> [[Òtù:aha]] [[Òtù:Mmadụ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] bvpktrpqmhlebauunhptkr2397ol7xv Okili 0 3620 42243 16087 2026-06-21T02:38:22Z Geraldine Kene 966 42243 wikitext text/x-wiki """Okili""" ===Nkọwa=== Okili bụ aha mkpụrụ osisi na adị ka ukwu ọka. Mkpụrụ ya na adị obere. Eji okili azụ ọkụkụ werekwa ya eme ihe ọṅụṅụ a na-kpọ akamụ. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Mkpọpụta=== Ọ́kílí ===Olumba=== Ọka nwajata ===Ntụghari=== ===Bekee=== Guinea corn https://en.m.wiktionary.org/wiki/Guinea_corn [[Category:wt/ig/Wiki Loves Names]] bbbpwxcib7nz70djh43et26ik7jdk8b 42244 42243 2026-06-21T02:41:40Z Geraldine Kene 966 42244 wikitext text/x-wiki """Okili""" ===Nkọwa=== Okili bụ aha mkpụrụ osisi na adị ka ukwu ọka. Mkpụrụ ya na adị obere. Eji okili azụ ọkụkụ werekwa ya eme ihe ọṅụṅụ a na-kpọ akamụ. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Mkpọpụta=== Ọ́kílí ===Olumba=== Ọka nwajata ọkàajata ===Ntụghari=== ===Bekee=== Guinea corn https://en.m.wiktionary.org/wiki/Guinea_corn [[Category:wt/ig/Wiki Loves Names]] kipwoio057h3zc68pvi8jby6my6k6gi 42245 42244 2026-06-21T02:42:14Z Geraldine Kene 966 /* Olumba */ 42245 wikitext text/x-wiki """Okili""" ===Nkọwa=== Okili bụ aha mkpụrụ osisi na adị ka ukwu ọka. Mkpụrụ ya na adị obere. Eji okili azụ ọkụkụ werekwa ya eme ihe ọṅụṅụ a na-kpọ akamụ. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Mkpọpụta=== Ọ́kílí ===Olumba=== Ọka nwajata ọkàajata ===Ntụghari=== ===Bekee=== Guinea corn https://en.m.wiktionary.org/wiki/Guinea_corn [[Category:wt/ig/Wiki Loves Names]] 9fq4xu0o8fo94aelfc9t3dxl8plo2qw 42246 42245 2026-06-21T02:42:44Z Geraldine Kene 966 /* Nkọwa */ 42246 wikitext text/x-wiki """Okili""" ===Nkọwa=== Okili bụ aha mkpụrụ osisi na adị ka ukwu ọka. Mkpụrụ ya na-adị obere. Eji okili azụ ọkụkụ werekwa ya eme ihe ọṅụṅụ a na-kpọ akamụ. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Mkpọpụta=== Ọ́kílí ===Olumba=== Ọka nwajata ọkàajata ===Ntụghari=== ===Bekee=== Guinea corn https://en.m.wiktionary.org/wiki/Guinea_corn [[Category:wt/ig/Wiki Loves Names]] ezs7enqdmxhcm10n50my6mspcsfg7i0 42247 42246 2026-06-21T02:43:05Z Geraldine Kene 966 /* Nkọwa */ 42247 wikitext text/x-wiki """Okili""" ===Nkọwa=== Okili bụ aha mkpụrụ osisi na-adị ka ukwu ọka. Mkpụrụ ya na-adị obere. Eji okili azụ ọkụkụ werekwa ya eme ihe ọṅụṅụ a na-kpọ akamụ. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Mkpọpụta=== Ọ́kílí ===Olumba=== Ọka nwajata ọkàajata ===Ntụghari=== ===Bekee=== Guinea corn https://en.m.wiktionary.org/wiki/Guinea_corn [[Category:wt/ig/Wiki Loves Names]] fqkefow0tbea03yweroumax2toofshw 42248 42247 2026-06-21T02:43:39Z Geraldine Kene 966 /* Nkọwa */ 42248 wikitext text/x-wiki """Okili""" ===Nkọwa=== Okili bụ aha mkpụrụ osisi na-adị ka ukwu ọka. Mkpụrụ ya na-adị obere. Eji okili azụ ọkụkọ werekwa ya eme ihe ọṅụṅụ a na-akpọ akamụ. ===Nkeji Asụsụ=== Aha ===Mkpọpụta=== Ọ́kílí ===Olumba=== Ọka nwajata ọkàajata ===Ntụghari=== ===Bekee=== Guinea corn https://en.m.wiktionary.org/wiki/Guinea_corn [[Category:wt/ig/Wiki Loves Names]] 3wjp8chwoykiipsa1glu5pci3ira41e Adajị 0 5528 42217 26819 2026-06-20T14:23:48Z Iwuala chisom 965 42217 wikitext text/x-wiki '''Adajị''' ==Nkọwa== Nke a bụ aha mmadụ ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m bụ adaji ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Daughter of yam [[Category: Aha]] 2auw0eahzcnb5vogsvvr02mqk826m6d Adịghị ebute ozu ọdụm n'ụlọ 0 5654 42220 28815 2026-06-20T14:34:42Z Iwuala chisom 965 42220 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ilu igbo pụtara na ihe ọma anaghị abịa ngwa ngwa, ya bụ mmadụ ga-agbasi mbọ ike iru ebe dị elu ma nweta ihe ọma ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Adịghị ebute ozu ọdụm n'ụlọ.ogg|Ig-Adịghị ebute ozu ọdụm n'ụlọ]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Great things never come from comfort zone [[Category: Ilu]] c3hl9fys6ovd0o3hklpsyov88gb9wc2 Agụmagụ ọlọrọọhụu 0 6262 42213 30209 2026-06-20T14:13:36Z Iwuala chisom 965 42213 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == Nke a bụ na agụmagụ ugbu a yitewre ma ha abụghị otu ihe. Nke a bụ agụmagụ e bipụtara n'ogeụwa ọhụrụ. Ọbụ agụmagụ n'esote nke oge mgbanwere. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === Agụmagụ oge ugbu a yiwere nke ọlọrọọhụu ma ha bụ n'agụmagu ọdịnala ka ha siri bido. === Mkpọpụta === === Olundị === == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == ==== Bekee ==== [https://en.wiktionary.org/wiki/contemporary contempọrary Literature] [[Category:Aha]] [[Category:ọrụ COOU]] pjqxcru48exg62zixijjobt9pqrr8ct