Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.11 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Afomachukwu 0 46 65160 42357 2026-07-15T14:51:42Z Akwugo 14 added category 65160 wikitext text/x-wiki '''Afomachukwu''' ==Nkọwa== Nke a bụ aha pụtara ihe ọma chukwu nna mere mu. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m bụ Afomachukwu ===Mkpọpụta=== A/fo/ma/chu/kwu [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Afomachukwu.wav|LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Afomachukwu]] ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Goodness of God [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Mmadụ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] i7yr42l9wqe26e2wlyqzntodblcjbb6 Akajiaku 0 107 65161 23049 2026-07-15T14:52:35Z Akwugo 14 added category 65161 wikitext text/x-wiki '''Akajiaku''' ==Nkọwa== Nke a putara onye nwere aku. ===Nkejiasụsụ=== Nkowaaha ===Ọmụmaatụ=== Ekene bụ akajiaku. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Akajiaku.wav|LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Akajiaku]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Wealth [[Òtù:Aha]] [[Òtù:Wiki Loves Names]] rwd1qiz7yytn65xq8yxf4463d2e6kmz Akunnaya 0 151 65162 29701 2026-07-15T14:53:26Z Akwugo 14 added category 65162 wikitext text/x-wiki '''Akunnaya''' ==Nkọwa== Akụnnaya pụtara na akụ bụ nke nna ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Akụnnaya bụ aha haa na aza na ala Ịgbo ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Akụnnaya.wav|LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Akụnnaya]] ===Olumba=== Akunnia ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Father's wealth ===Category=== [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Mmadụ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] tb5je7fow1pmj32vchqlso3080ymf0q 65163 65162 2026-07-15T14:54:00Z Akwugo 14 /* Ntụgharị n'asụsụ ọzọ */ . 65163 wikitext text/x-wiki '''Akunnaya''' ==Nkọwa== Akụnnaya pụtara na akụ bụ nke nna ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Akụnnaya bụ aha haa na aza na ala Ịgbo ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Akụnnaya.wav|LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Akụnnaya]] ===Olumba=== Akunnia ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Father's wealth [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Mmadụ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] 2p15aaohzj7kw38cxxrp5mej9abyws5 Chibuihem 0 292 65166 42622 2026-07-15T14:57:14Z Akwugo 14 added category 65166 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Chibuihem pụtara na ọ bụ Chukwu bụ ihe na-edu onye ===NkejiAsụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== #Chibuihem bu aha mmadụ na aza na ala igbo #Chibuihem bu aha ya. ===Mkpoputa=== Chibụ̀ihém [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chibuihem.wav|LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chibuihem]] ===Olumba=== Chibuifem ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===bekee=== God is my light [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Category: Aha]] [[Category: Mmadụ]] 6x84bcs6op92ij8riajsy4qoqwha4e0 Chiehiura 0 320 65167 1378 2026-07-15T14:59:09Z Akwugo 14 added category 65167 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Nke a putara na chukwu adighi ehi ura. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Aha m bụ Chiehiura. ===Mkpọpụta=== Chi/ehi/ura ===Olumba=== ===NtụgharỊ n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== God does not sleep [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] iskvm50tzue3ai51eg2voq8w1affsgp 65168 65167 2026-07-15T15:00:08Z Akwugo 14 added category 65168 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a putara na chukwu adighi ehi ura. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===ọmụmaatụ=== Aha m bụ Chiehiura. ===Mkpọpụta=== Chi/ehi/ura ===Olumba=== ==NtụgharỊ n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== God does not sleep [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] qbtafl9t6y0l9aaltk4e08wh2epw5qn Chikelu 0 339 65169 23159 2026-07-15T15:01:49Z Akwugo 14 added category 65169 wikitext text/x-wiki Chikelu ==Nkọwa=== Chikelu pụtara na o bú chukwu kelụ ===NkejiAsụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Chikelu bu aha ana-kpo mmadụ na ala igbo ===Mkpoputa=== Chikélu [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chikelu.wav|LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chikelu]] ===Olumba=== Chukwukelu Chikere Chikeru ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== God created [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] am9n2yipdjj2otlxvwfzyt1etgaalsn 65170 65169 2026-07-15T15:02:05Z Akwugo 14 /* Nkọwa */ . 65170 wikitext text/x-wiki Chikelu ==Nkọwa== Chikelu pụtara na o bú chukwu kelụ ===NkejiAsụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Chikelu bu aha ana-kpo mmadụ na ala igbo ===Mkpoputa=== Chikélu [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chikelu.wav|LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chikelu]] ===Olumba=== Chukwukelu Chikere Chikeru ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== God created [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] 62nc7i3mzgweh0syk1kcanjw2qlcbgk Chimaoge 0 349 65171 22600 2026-07-15T15:05:04Z Akwugo 14 added category 65171 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ aha na akọwa na oge chukwu ka mma. ===nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m bụ chimaoge ===Mkpọpụta=== Chi/ma/oge [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chimaoge.wav|LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chimaoge]] ===Olumba=== ==Ntụghari n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== God knows the time [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] 90kmefnbzb9og4rnmi6ftb7bq8857pm Chimasoka 0 351 65172 29306 2026-07-15T15:07:42Z Akwugo 14 added category and fixed error 65172 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ aha putara na chukwu anyị tọrọ ụtọ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m bụ Chimasoka. ===Mkpọpụta=== Chi/ma/so/ka [[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chimasoka.wav|LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chimasoka]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===bekee=== My God is sweet [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Category: Aha]] [[Category: Mmadụ]] [[Category:Igbo Noun Project]] op9qqyvy41xfrdss7umtzsmmqpxr45m Chinyere 0 396 65175 22122 2026-07-15T15:12:10Z Akwugo 14 added category 65175 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a putara na o bụ chukwu na enye I've niile. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== #Aha m bụ Chinyere #O sị na aha ya bu Chinyere. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Chinyere.wav|áká_èkpè|thumb|Chinyere]] ===Olumba=== ==NtụgharỊ N'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== God gives [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] t2463rg3gxihnwplf0yhu1g4i2xa1fa Chude 0 412 65176 17371 2026-07-15T15:16:07Z Akwugo 14 added category 65176 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Chude pụtara na ọ bụ Chukwu nwe ude ===NkejiAsụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Chude bu aha ana-kpo mmadụ na ala igbo ===Mkpoputa=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Chude.wav|áká_èkpè|thumb|Chude]] ===Olumba=== Chukwudebelu Chidebelu chidebe ===Ntụgharị=== ===Bekee=== God kept me ===category=== [[Òtù:Aha]] [[Òtù:Wiki Loves Names]] 5m3hk1y4g6svgt0aisyf7pprk071j5k Nzubechukwu 0 1242 65173 24317 2026-07-15T15:09:53Z Akwugo 14 added category and fixed error 65173 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nzubechukwu pụtara ìhè chukwu na-ezube ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nzubechukwu bu aha ana-kpọ nwata nwoke na nwanyị n'ala Igbo. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Lucy-Nzubechukwu.wav|thumb|áká_èkpè|Nzubechukwu]] ===Olumba=== *Nzubechi *Nzube *Nzubechukwu ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== God's plan [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:Aha]] 397xbzwxuyicj53pp5wp94ckdbdynh4 Chiadịgo 0 3659 65164 64810 2026-07-15T14:55:03Z Akwugo 14 added category and fixed error 65164 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== * Nke a pụtara na chukwu nọ ya kemgbe ụwa * Nke a bụ aha pụtara na anyị e nweela chi ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m bụ Chiadịgo. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Chiadigo.wav|áká_èkpè|thumb|Chiadigo]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== There is God [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Mmadụ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] 9928ltbx74d2z944srtpyreg33hcf54 65165 65164 2026-07-15T14:55:44Z Akwugo 14 fixed error 65165 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== * Nke a pụtara na chukwu nọ ya kemgbe ụwa * Nke a bụ aha pụtara na anyị e nweela chi ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha m bụ Chiadịgo. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Lebron jay-Chiadigo.wav|áká_èkpè|thumb|Chiadigo]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== There is God [[Òtù:Wiki Loves Names]] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Mmadụ]] [[Òtù:Igbo Noun Project]] mjnman9ysn7r9mjtf7sredkhe8z7mdo Ukachi 0 5415 65174 42763 2026-07-15T15:10:19Z Juliegwen 26 65174 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara okwuchukwu ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ụkachi bụ nwanne m nwoke ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba222-Ukachi.wav]] ===Olumba=== Ụkachukwu ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== God's word hgqgmen1zu8ohhm6zekqppdkvarbcxz Agadi nwaanyị anaagi aka nkà n'egwu ọ mara agba. 0 5622 65154 42630 2026-07-15T14:41:51Z Akwugo 14 REDIRECT 65154 wikitext text/x-wiki #REDIRECT[[Agadi nwanyị anaghị aka-nka n’egwu ọ ma agba]] ==Nkọwa== Nkea bụ Ilu Igbo pụtara na mmadụ apụghị ichefu ihe ọ ma eme nke oma. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Agadi nwaanyị anaagi aka nkà n'egwu ọ mara agba..ogg|Ig-Agadi nwaanyị anaagi aka nkà n'egwu ọ mara agba.]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== *Experience is the best teacher *Old habits die hard [[Category: Ilu]] rlw3vwf3cy4y5scc011x1jlribxhwlu Agadi nwany anaghị nka n'egwu ọ maara agba 0 5739 65155 42056 2026-07-15T14:42:48Z Akwugo 14 REDIRECT 65155 wikitext text/x-wiki #REDIRECT[[Agadi nwanyị anaghị aka-nka n’egwu ọ ma agba]] ==Nkọwa== Nke a bụ ilu Igbo jupụtara na amamihe nke na akọwa na ihe mmadụ mara anya ya bụ ihe marala ya ahụ, agaghị abịa akụzibekwa ya ọzọ, ma ọ bụ na mmadụ enweghị ike ichefu ihe ọ maara eme nke ọma. ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578_(ibo)-Goodymeraj-Agadi_nwany%E1%BB%8B_anagh%E1%BB%8B_aka_nka_n%27egwu_%E1%BB%8D_maara_agba.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== * Experience counts * Old habits die hard [[Category :Ilu]] tnagn657ata92nolj2ngs016crbagj1 Agadị wekọtacha ọkazị ma gbajie mgbọrọgwụ ya, agụụ bịara n'afọ nke mbụ ga-abịakwa ọzọ. 0 5924 65156 42577 2026-07-15T14:44:35Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[Agadị wekọtacha ọkazị ma gbajie mgbọrọgwụ ya, agụ biara n'afo nke mbụ ga-abịakwa ọzọ.]] to [[Agadị wekọtacha ọkazị ma gbajie mgbọrọgwụ ya, agụụ bịara n'afọ nke mbụ ga-abịakwa ọzọ.]] 42577 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Erichala ihe niile inwere taa, cheta na echi dị. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Agadị wekọtacha ọkazị ma gbajie mgbọrọgwụ ya, agụ biara n'afo nke mbụ ga-abịakwa ọzọ..ogg|Ig-Agadị wekọtacha ọkazị ma gbajie mgbọrọgwụ ya, agụ biara n'afo nke mbụ ga-abịakwa ọzọ.]] ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== If an old woman harvests ọkazị and break its roots, the hunger that came initially will come again. [[Category: Ilu]] stx9fyf28kgvfycuper854bj9myb47r Ebe nwatakịrị na-ebute ọnụ mmanụ-mmanụ ka ọ na-apụ ọrịrị 0 5945 65145 65032 2026-07-15T14:27:38Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[Ebe nwatakịrị na-ebute onu mmanu-mmanu ka o na-apu orịrị.]] to [[Ebe nwatakịrị na-ebute ọnụ mmanụ-mmanụ ka ọ na-apụ ọrịrị]]: Misspelled title 65032 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa == Nkea bụ ilu Igbo na-akọwa na onye ọbụla na-alaghachi ebe ọ bụla ha bara uru, ebe ha nwere afọ ojuju, ma ọ bụ ebe e mesoro ha ihe nke ọma. Ọ bụrụ na ị na-emeso ndị mmadụ nke ọma, ha ga-anọnyere good. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ebe nwatakịrị na-ebute onu mmanu-mmanu ka o na-apu orịrị..ogg|Ig-Ebe nwatakịrị na-ebute onu mmanu-mmanu ka o na-apu orịrị.]] ===Myiri n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== *People follow where their needs are met. *We keep the company that rewards us. [[Category:Ilu]] ro6q8xvn8kx0n77m3ejkp15f33w2m7t A tụọrọ ọmara, ọ mara, a tụọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa 0 5994 65151 42551 2026-07-15T14:32:29Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[A tuọrọ ọmara, ọ mara, a tuọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa]] to [[A tụọrọ ọmara, ọ mara, a tụọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa]]: Misspelled title 42551 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Naanị onye nwere amamihe na-anara ndumọdụ mana onye nzuzu n'atacha ndụmọdụ, o zuzuru gawa ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-A tuọrọ ọmara, ọ mara, a tuọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa.ogg|Ig-A tuọrọ ọmara, ọ mara, a tuọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa]] ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[Category: Ilu]] 859f2aedmjfxac78n1rvns0yrhqy18p 65153 65151 2026-07-15T14:38:44Z Akwugo 14 Redirected page to [[A tuọrọ ọmara, ọ mara, ma a tụọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa]] 65153 wikitext text/x-wiki #REDIRECT[[A tuọrọ ọmara, ọ mara, ma a tụọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa]] ==Nkọwa== Naanị onye nwere amamihe na-anara ndumọdụ mana onye nzuzu n'atacha ndụmọdụ, o zuzuru gawa ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-A tuọrọ ọmara, ọ mara, a tuọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa.ogg|Ig-A tuọrọ ọmara, ọ mara, a tuọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa]] ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[Category: Ilu]] p7a9eyh6l70gcplrlv5l1fanurnnafv Agbacha ọsọ a gụọ maịlụ 0 6167 65158 42715 2026-07-15T14:45:36Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[Agbacha ọsọ agụọ maịlụ]] to [[Agbacha ọsọ a gụọ maịlụ]]: Misspelled title 42715 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa == Nkea bụ ilu Igbo na-akọwa na-atụgharị uche mgbe ị rụchara ọrụ siri ike ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chizoba Amanambu-Agbacha ọsọ a gụọ milụ.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee === *Be reflective after a difficult task [[Category:Ilu]] nay7vg4d17aqt0fwal8dcrz0d0shuzv A tufuo azịza ụlọ, ụtụtụ a chọba ya 0 6289 65149 42347 2026-07-15T14:31:17Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[A tufue aziza uno, ututu a chọba ya]] to [[A tufuo azịza ụlọ, ụtụtụ a chọba ya]]: Misspelled title 42347 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ihe ọbụla dị n’ụlọ nwere uru na ọrụ ọ na-aru.Ilu a na-akụzi na mmadụ ekwesịghị ileda ihe ọ bụla anya n’ihi na ụbọchị ọ ga-adị mkpa nwere ike ịbịa. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-A tufue aziza uno, ututu a chọba ya.ogg]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== Anything in the house has its own work to do. [[Category:Ilu]] atk1urxsivev66epsf7baicbup0caz4 A chọ agụ ahụghị, e kpue ngwuru ya 0 6293 65147 64988 2026-07-15T14:28:55Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[A chọ agụ ahughi, e kpue ngwuru ya]] to [[A chọ agụ ahụghị, e kpue ngwuru ya]]: Misspelled title 64988 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nkea bụ ilu igbo pụtara na dike nwụọ, onye obula akpaba ka osịrị sọ ya. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-A chọ agụ ahughi, e kpue ngwuru ya.ogg]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== When cat is away the mice play [[Category: Ilu]] 0eehvifq4tmu2h31iv98sr8456dsip7 Ebe nwatakịrị na-ebute onu mmanu-mmanu ka o na-apu orịrị. 0 8411 65146 2026-07-15T14:27:39Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[Ebe nwatakịrị na-ebute onu mmanu-mmanu ka o na-apu orịrị.]] to [[Ebe nwatakịrị na-ebute ọnụ mmanụ-mmanụ ka ọ na-apụ ọrịrị]]: Misspelled title 65146 wikitext text/x-wiki #KÚFÙ [[Ebe nwatakịrị na-ebute ọnụ mmanụ-mmanụ ka ọ na-apụ ọrịrị]] 75ydy8bhuwlkgry0l15u8g5pxqjidsb A chọ agụ ahughi, e kpue ngwuru ya 0 8412 65148 2026-07-15T14:28:55Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[A chọ agụ ahughi, e kpue ngwuru ya]] to [[A chọ agụ ahụghị, e kpue ngwuru ya]]: Misspelled title 65148 wikitext text/x-wiki #KÚFÙ [[A chọ agụ ahụghị, e kpue ngwuru ya]] g7mghnvfjkkjtbx9omfwr9xuzwi24qn A tufue aziza uno, ututu a chọba ya 0 8413 65150 2026-07-15T14:31:17Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[A tufue aziza uno, ututu a chọba ya]] to [[A tufuo azịza ụlọ, ụtụtụ a chọba ya]]: Misspelled title 65150 wikitext text/x-wiki #KÚFÙ [[A tufuo azịza ụlọ, ụtụtụ a chọba ya]] 9m55azzsgy3n8trxyg2vtw0e0ul8o0m A tuọrọ ọmara, ọ mara, a tuọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa 0 8414 65152 2026-07-15T14:32:29Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[A tuọrọ ọmara, ọ mara, a tuọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa]] to [[A tụọrọ ọmara, ọ mara, a tụọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa]]: Misspelled title 65152 wikitext text/x-wiki #KÚFÙ [[A tụọrọ ọmara, ọ mara, a tụọrọ ofeke, o fenye isi n'ọhịa]] pqffdx70gwnns0ysvqmrr0x4mvhtpqj Agadị wekọtacha ọkazị ma gbajie mgbọrọgwụ ya, agụ biara n'afo nke mbụ ga-abịakwa ọzọ. 0 8415 65157 2026-07-15T14:44:35Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[Agadị wekọtacha ọkazị ma gbajie mgbọrọgwụ ya, agụ biara n'afo nke mbụ ga-abịakwa ọzọ.]] to [[Agadị wekọtacha ọkazị ma gbajie mgbọrọgwụ ya, agụụ bịara n'afọ nke mbụ ga-abịakwa ọzọ.]] 65157 wikitext text/x-wiki #KÚFÙ [[Agadị wekọtacha ọkazị ma gbajie mgbọrọgwụ ya, agụụ bịara n'afọ nke mbụ ga-abịakwa ọzọ.]] qrsvstiicln7wwa41g9qqb5oz5u3v1g Agbacha ọsọ agụọ maịlụ 0 8416 65159 2026-07-15T14:45:36Z Akwugo 14 Akwugo moved page [[Agbacha ọsọ agụọ maịlụ]] to [[Agbacha ọsọ a gụọ maịlụ]]: Misspelled title 65159 wikitext text/x-wiki #KÚFÙ [[Agbacha ọsọ a gụọ maịlụ]] j2kj95wyujpkoz5lhm6vx9l325xwtno Uha 0 8417 65177 2026-07-15T15:28:52Z Juliegwen 26 Jiri ''''Uha (ọha)''' ==Nkọwa== Uha bụ aha akwụkwọ nri ana eji esi ofe na ala Igbo. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nnenne sịrị ofe Ọha. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Uha Ọha Ora ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== English Rosemary leaf [[Òtù:aha]] [[Òtù:akwụkwọnri]]' kere ihü 65177 wikitext text/x-wiki '''Uha (ọha)''' ==Nkọwa== Uha bụ aha akwụkwọ nri ana eji esi ofe na ala Igbo. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nnenne sịrị ofe Ọha. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Uha Ọha Ora ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== English Rosemary leaf [[Òtù:aha]] [[Òtù:akwụkwọnri]] i17slfqn400krxnikljwuscunege0t0