Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.11 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Anaghị ekpuchi afọ ịme aka 0 5558 65183 42404 2026-07-17T02:14:38Z Mmesoma Mary Faustina 1016 /* Mkpọpụta */ 65183 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nkea bụ ilu Igbo amamihe jupụtara n'ime ya na kọwaa ọ dịghị ihe nzuzo a pụrụ izobe ruo mgbe ebighị ebi. ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mmesoma Mary Faustina-Anaghị ekpuchi afọ ịme aka.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== What happens in the dark must surely come to light [[Category:Ilu]] 2jbzu1c8c4tg7zyaenlfwvy6mapokjd Anaghị agwa ochi ntị n’agha esu. 0 5992 65185 42702 2026-07-17T02:45:17Z Mmesoma Mary Faustina 1016 /* Myiri n'asụsụ ọzọ */ 65185 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa == *Nkea bu okwu igbo na-akọwa na ụfọdụ ndị anaghị enwe nchekasị ma ọ bụ na ha nwere isi ike nke na-eme na ha ejighị ihe ndị dị mkpa kpọrọ ihe. *Ọnye jụrụ ige ntị agaghị enweta enyemaka site na ịdọ aka ná ntị. ==Mkpọpụta== ==Nkọwa== ===mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mmesoma Mary Faustina-Anaghị agwa ochi ntị n’agha esu..wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[Category Ilu]] nvdqu4ehyzauyw34rw24e6jixw2jlgn 65186 65185 2026-07-17T02:47:49Z Mmesoma Mary Faustina 1016 /* Nkọwa */ 65186 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa == *Nkea bu okwu igbo na-akọwa na ụfọdụ ndị anaghị enwe nchekasị ma ọ bụ na ha nwere isi ike nke na-eme na ha ejighị ihe ndị dị mkpa kpọrọ ihe. *Ọnye jụrụ ige ntị agaghị enweta enyemaka site na ịdọ aka ná ntị. ==Mkpọpụta== ==Nkọwa== Anaghị agwa ochi ntị n’agha esu. - ===mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mmesoma Mary Faustina-Anaghị agwa ochi ntị n’agha esu..wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[Category Ilu]] g07g1rq12otygh6xbnj87mreu1gv1c3 65187 65186 2026-07-17T02:48:53Z Mmesoma Mary Faustina 1016 /* Bekee */ 65187 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa == *Nkea bu okwu igbo na-akọwa na ụfọdụ ndị anaghị enwe nchekasị ma ọ bụ na ha nwere isi ike nke na-eme na ha ejighị ihe ndị dị mkpa kpọrọ ihe. *Ọnye jụrụ ige ntị agaghị enweta enyemaka site na ịdọ aka ná ntị. ==Mkpọpụta== ==Nkọwa== Anaghị agwa ochi ntị n’agha esu. - ===mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mmesoma Mary Faustina-Anaghị agwa ochi ntị n’agha esu..wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== You cannot advise someone who refuses to see danger. [[Category Ilu]] 5tsytwj032w1bkwo54ae2u3iheso0xj 65188 65187 2026-07-17T02:50:00Z Mmesoma Mary Faustina 1016 /* Mkpọpụta */ 65188 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa == *Nkea bu okwu igbo na-akọwa na ụfọdụ ndị anaghị enwe nchekasị ma ọ bụ na ha nwere isi ike nke na-eme na ha ejighị ihe ndị dị mkpa kpọrọ ihe. *Ọnye jụrụ ige ntị agaghị enweta enyemaka site na ịdọ aka ná ntị. ==Mkpọpụta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mmesoma Mary Faustina-Anaghị agwa ochi ntị n’agha esu..wav]] ==Nkọwa== Anaghị agwa ochi ntị n’agha esu. - ===mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mmesoma Mary Faustina-Anaghị agwa ochi ntị n’agha esu..wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== You cannot advise someone who refuses to see danger. [[Category Ilu]] mz2k6nf4eoftrb9ifjcl5fmz7wqnwfr Okenye daa ubu umu aka buta okpani ha ata-a 0 6321 65182 65023 2026-07-16T15:33:29Z Chrysella 166 /* Nkọwa */ 65182 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Okenye nke na-adịghị asọpụrụ onwe ya, na-anata mkparị n'aka ụmụaka ==Mkpọpųta== [[File:Ig-Okenye daa ubu umu aka buta okpani ha ata-a.ogg|Ig-Okenye daa ubu umu aka buta okpani ha ata-a]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== ( An adult who does not respect himself, receives insults from children) [[Category:Ilu]] r7wxzt3xhcj574e4m2053wz06na3mqp anwụ gba nwa nkịta,,ọ tụba okporoko ijiji egwu 0 6339 65184 30314 2026-07-17T02:30:09Z Mmesoma Mary Faustina 1016 /* Mkpọpụta */ 65184 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== mgbe mmadụ zutere ihe mberede, ọ na-atụ egwu mgbe ọ bụla ọ hụrụ ya. Ilu igbo pụtara ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mmesoma Mary Faustina-anwụ gba nwa nkịta,,ọ tụba okporoko ijiji egwu.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== where a person meets with an accident that he fears whenever he comes across [[Category: Ilu]] 9rknbklf0hwn6sv1jrgyu4ox25igpna Uha 0 8417 65178 65177 2026-07-16T12:35:33Z Flawdelianne 2079 65178 wikitext text/x-wiki '''Uha (ọha)''' ==Nkọwa== Uha bụ aha akwụkwọ nri ana eji esi ofe na ala Igbo. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nnenne sịrị ofe Ọha. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578_(ibo)-Flawdelianne-Oha_(Ora).wav]] ===Olumba=== Uha Ọha Ora ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== English Rosemary leaf [[Òtù:aha]] [[Òtù:akwụkwọnri]] 43i0xwqcfahcpahtjnh8axr1e42y743 Ezeala 0 8418 65179 2026-07-16T12:46:42Z Flawdelianne 2079 Jiri ' ‘’’Ezeala’’’ ===Nkowa=== Ezeala by aha ana akpo eze na achi Obodo ma o bu onye isi obodo. ===Nkejasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ezeala doro anyi akananti maka ime ihe ojoo na obodo anyi. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578_(ibo)-Flawdelianne-Ezeala.wav]] ===Olumba=== Asusu Igbo ==Ntugharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== King of the land [[category:wt/ig/aha]] [[category:wt/ig]]' kere ihü 65179 wikitext text/x-wiki ‘’’Ezeala’’’ ===Nkowa=== Ezeala by aha ana akpo eze na achi Obodo ma o bu onye isi obodo. ===Nkejasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ezeala doro anyi akananti maka ime ihe ojoo na obodo anyi. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578_(ibo)-Flawdelianne-Ezeala.wav]] ===Olumba=== Asusu Igbo ==Ntugharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== King of the land [[category:wt/ig/aha]] [[category:wt/ig]] e5irnd6bvbt34eqx57jglnoyd1usu7x Uze 0 8419 65180 2026-07-16T12:57:46Z Flawdelianne 2079 Jiri ' ‘’’Uze’’’ ==Nkowa== Uze bu anu ohia na agbaghari na osisi nkwu no na ohia. ===Nkejasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Osa na achu Uze na ohia. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Flawdelianne-Uze.wav]] ===Olumba=== Asusu Igbo ==Ntugharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Giant Squirrel [[category:wt/ig/aha]] [[category:wt/ig]]' kere ihü 65180 wikitext text/x-wiki ‘’’Uze’’’ ==Nkowa== Uze bu anu ohia na agbaghari na osisi nkwu no na ohia. ===Nkejasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Osa na achu Uze na ohia. ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Flawdelianne-Uze.wav]] ===Olumba=== Asusu Igbo ==Ntugharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Giant Squirrel [[category:wt/ig/aha]] [[category:wt/ig]] 0ruarppov06bmv6f955hcbb0424w7rf Nwanyanwu 0 8420 65181 2026-07-16T13:06:25Z Flawdelianne 2079 Jiri ' ‘’’Nwanyanwu’’’ ==Nkowa== Nwanyanwu bu aha ana akpo onye amuru mgbe anyanwu na acha. ===Nkejasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha Nna mu bu Nwanyanwu ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Flawdelianne-Nwanyanwu.wav]] ===Olumba=== Asusu Igbo ==Ntugharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Son of the Sun [[category:wt/ig/aha]]' kere ihü 65181 wikitext text/x-wiki ‘’’Nwanyanwu’’’ ==Nkowa== Nwanyanwu bu aha ana akpo onye amuru mgbe anyanwu na acha. ===Nkejasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha Nna mu bu Nwanyanwu ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Flawdelianne-Nwanyanwu.wav]] ===Olumba=== Asusu Igbo ==Ntugharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Son of the Sun [[category:wt/ig/aha]] ri9krcyplxnwoxznkshzs0qbvo3cxrz