Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.11
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Chukwukaọdịlị
0
446
65192
64779
2026-07-18T05:40:29Z
Geraldine Kene
966
/* Ọmụmaatụ */
65192
wikitext
text/x-wiki
'''Chukwukaọdịlị'''
==Nkọwa==
Chukwukaọdịlị bụ aha e nwere n'ala Igbo. Ọ na-akọwa na a hapụrụ Chukwu ihe niile.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
*Aha m bụ Chukwukaọdịlị.
*Aha nwanne m bụ Chukwukaọdịlị.
===Mkpọpụta===
Chu/kwu/ka/ọ/dị/lị
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chukwukaodili.wav|LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chukwukaodili]]
===Olumba===
# Chukwukaodiri
# Chikaodiri
# Chikaodili
==Ntụgharị==
===Bekee===
Its left for God
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
[[Òtù: Aha]]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Mmadụ]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
qxkcfpljbnx6qwwyfasjl9ir629e4c0
Chukwuma
0
452
65191
64777
2026-07-18T05:37:18Z
Geraldine Kene
966
/* Nkọwa */
65191
wikitext
text/x-wiki
'''Chukwuma'''
==Nkọwa==
Chukwuma bụ aha e nwere n'ala Igbo.
Ọ bụ aha a na-agụ nwa nwoke n'ala Igbo.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Chukwuma bụ ezigbo nwa.
Chukwuma gara ụlọakwụkwọ.
===Mkpọpụta===
Chu/kwu/ma
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chukwuma.wav|LL-Q33578 (ibo)-Lezechima404-Chukwuma]]
===Olumba===
Chima
==Ntụghari==
===Bekee===
God knows
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
[[Category: Aha]]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Mmadụ]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
k55qaif2aaayvfunggddqdwo5rwhspz
Duputa
0
481
65189
64762
2026-07-17T20:36:57Z
Geraldine Kene
966
/* Nkọwa */
65189
wikitext
text/x-wiki
'''Duputa'''
=Nkọwa=
Nke a bụ isi ebe mmadụ nọ duru ya pụta ebe ọzọ ma ọ bụ ebe dị nso.
===Nkejiasụsụ===
Ngwaa
===Ọmụmaatụ===
Duputa nwa m ka m kpọrọ ya laa
===Mkpọpụta===
===Olumba===
Dufu ya n'asụsụ ndi Owerri na steeti Imo.
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[escort out]
[[Òtù:aha]]
e9zvxqsttqltvhh6brasd0ht0fdu3fd
Dibia bekee akwara
0
1945
65190
64769
2026-07-18T05:22:22Z
Geraldine Kene
966
/* Nkọwa */
65190
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
* Ọkachamara na anatọmi, ọrụ ahụike nke nsogbu nje nke akwara na usoro ụjọ nwere ikikere nyocha na ọgwụgwọ ya
* Dibia bekee ndị na-agwọ ọrịa nke ụbụrụ na ogidigi azụ, akwara ozi, irighiri akwara dị ka ọrịa akwụkwụ, ọrịa strok, nnukwu isi ọwụwa na ọrịa ndị ọzọ
=== Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
* Ọ dị ezigbo mkpa ịhụ onye na-ahụ maka akwara ozi mgbe mmadụ nwere nnukwu isi ọwụwa.
* Gbara ọsọ jee na nke dibia bekee akwara mgbe mmadụ nwere ihe mgbu ma ọ bụ ahụ ịma righi-ririghi, ọkachasị mgbe o mere n’otu akụkụ ahụ ma ọ bụ na-abịa na mberede, nke a nwere ike ịbụ ihe ịrịba ama nke ọrịa strok ma ọ bụ ọnọdụ ahụike ọzọ siri ike
=== Mkpọpụta ===
[[File:Ig-dibịa bekee akwara.ogg]]
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[[wiktionary:neurologist|neurologist]]
[[Òtù:aha]]
jnya6hcqegi4uwxnwrgwfvnatuwxfq3