Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.12
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Afọ
0
49
65725
65279
2026-07-29T11:37:47Z
Celetex
55
/* Ọmụmaatụ */
65725
wikitext
text/x-wiki
'''Afọ'''
===Nkọwa===
Afọ bụ akụkụ ahụ mmadụ ebe nri eriri na-abanye.
[[Usòrò:Participants of the Photowalk walk at the sloppy area of Adada River.jpg|thumb|none]]
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
*Nwatakịrị a na-enwe '''afọ''' ọsịsa.
*Mmadụ nile nwere '''afọ'''.
*O nwere nnukwu '''ehọ'''.
*Kpuchie '''efọ́''' gị.
*'''Ehọ''' ya vuru ivu.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Afọ.wav|LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Afọ]]
===Olumba===
* afọ→ '''Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)'''
* afọ→ '''Imo(Owerri)'''
* ehọ→ '''Enugu(Nsukka)'''
* efọ́→ '''Abia(Abrịba)'''
* ehọ → '''Ebonyi(Afikpo)'''
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Stomach
https://en.m.wiktionary.org/wiki/stomach
===Category===
[[Òtù:wiki loves names]]
[[Category:Aha]]
[[Category:Mmadụ]]
[[Òtù:Olumba Igbo project]]
ht13e93kspu3b092jk3jygolx3v0vbs
65726
65725
2026-07-29T11:40:14Z
Celetex
55
65726
wikitext
text/x-wiki
'''Afọ'''
===Nkọwa===
Afọ bụ akụkụ ahụ mmadụ ebe nri eriri na-abanye.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
*Nwatakịrị a na-enwe '''afọ''' ọsịsa.
*Mmadụ nile nwere '''afọ'''.
*O nwere nnukwu '''ehọ'''.
*Kpuchie '''efọ́''' gị.
*'''Ehọ''' ya vuru ivu.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Afọ.wav|LL-Q33578 (ibo)-Sayvhior-Afọ]]
===Olumba===
* afọ→ '''Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)'''
* afọ→ '''Imo(Owerri)'''
* ehọ→ '''Enugu(Nsukka)'''
* efọ́→ '''Abia(Abrịba)'''
* ehọ → '''Ebonyi(Afikpo)'''
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Stomach
https://en.m.wiktionary.org/wiki/stomach
===Category===
[[Òtù:wiki loves names]]
[[Category:Aha]]
[[Category:Mmadụ]]
[[Òtù:Olumba Igbo project]]
myp8ayfi9xi44nx1hk2qftjfk1riyfz
afọ
0
1717
65727
65391
2026-07-29T11:42:44Z
Celetex
55
/* Olumba */
65727
wikitext
text/x-wiki
'''afọ'''
==Nkọwa==
ogologo oge onye ahụ dịrị ndụ ma ọ bụ ihe dị adị.
"ọ nwụrụ site na nkụchi obi mgbe ọ dị afọ 51"
oge dị iche iche nke akụkọ ihe mere eme.
"afọ nke uto teknụzụ"
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
*Mgbe ọ dị afọ, okwu ndị ahụ na-ada ụda iju.
*Kedu ihe ị na-eme mgbe ị dị afọ iri atọ, ma ọ bụ, ọ bụrụ na ị nwere ihu ọma, iri anọ?
*Afọ gara aga, anyị gara emume ahụ.
*Afọ ya na-afụ ya ụfụ.
*Nwanyị ahụ nwere afọ ọnwa ise.
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Chikeme Chizurum-Afọ.wav|thumb|left|alt=Afọ |Afọ ]]
==Olumba==
'''
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
====English====
[[https://en.wiktionary.org/wiki/Age|Age]]
[[Òtù:afọ]]
[[Òtù:Olumba Igbo project]]
8u1c80nzbx5ildz8ir10uxdke2x2c62
65728
65727
2026-07-29T11:43:19Z

kfr2f9wra976p3xdk2po51m1qt14mlt
65729
65728
2026-07-29T11:44:35Z

48s6dl03st302nad5y8pnpudo481uyv
65730
65729
2026-07-29T11:45:22Z

[[Òtù:aha]]
klfipy8p9q8l2e8mz9h3g6tb8n3pc99
ncheanwụ
0
2454
65724
65609
2026-07-29T10:53:13Z
~2026-42231-22
2091
/* Olumba */
65724
wikitext
text/x-wiki
'''Ncheanwụ'''
=Nkọwa=
Nke a bụ otu n'ime akwụkwọ nri ndị igbo na-eri. Eji ya esi ofe mmiriọkụ, ji mmiriọku,maọbụ ofe ụda maka nwaanyị mụrụ nwa ọhụụ.
[[File:Vegetable garden detail.jpg|thumb]]
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
# Ọ zụtara ncheanwụ n'ahia.
# Nna ya sị ya ṅụọ mmiri ncheanwụ maka afọ na-arụ ya.
# Anyị ji arigbe esi ofe
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-ncheanwụ.ogg|thumb|left|Ig-ncheanwụ]]
=== Olumba ===
*arịgbe →Anambra
*nchụanwụ →Imo(Owerri)
*ahụnji →Enugu(Nsuka)
*nchanwu →Abia(Abiriba)
=Ntụghari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.Wiktionary.org/wiki/scent_leaf Scent leaf]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Olumba Igbo project]]
hso395h733qvq2ypmv01ky99hw2d6bp
ube mgba
0
2975
65718
65674
2026-07-29T07:51:33Z
Celetex
55
/* Ọmụmaatụ */
65718
wikitext
text/x-wiki
'''ube mgba'''
[[File:Cooked Canarium schweinfurthii.jpg|thumb|Cooked Canarium schweinfurthii]]
=Nkọwa=
Bụ mkpụrụ osisi ube mana nkea gbara aghirigha karịa ube nke eji ata ọka. gbya.
Ọ na-acha ka akwụkwọ ndụ na mbido omimi ya tupu ọ chagaria chawa ntụ ntụ dị ka ọkawara n'ikpeazụ mgbe ọka goro, ọ chawa zie ka mmanụ ojii. Ube a na-apụtakarị n'oge udu mmiri, ana atali ya bụ ube na ndu mana ọ ga na elu ịlu. Otu kacha mma isi ata ube a bụ ịbu ụzọ banye ya na mmiri ọkụ tinyekwa ya nnu chere ka o ruo tupu atawa ya. E si na ya ewepụta mmanụ ana-eri eri na edozi ahụ mana agwọ ọrịa.
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
*A na m achọ ebe m ga azụta ube mgba.
*Ube okpoko n'atọ ụtọ.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-ube mgba.ogg]]
===Olumba===
# Ube okpoko - Anambra (Nnewi,awka,onitsha)
# ubegba - Imo (owerri)
# ube okpoko - Enugu (Nsukka)
# ubo mgba - Abia (Abiriba)
# ube ntụ ọkụ - Ebonyi (Afikpo)
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://9jafoods.com/canarium-schweinfurthii-african-elemi-benefits/ African elemi]
[https://bnrc.springeropen.com/articles/10.1186/s42269-019-0242-3 Bush Candle ]
===Hausa===
[https://healthcareconsultings.com/atili-canarium-schweinfurthii/#.YNI48xhw1Px Atili]
[[Òtù:aha]]
[[Category: Mkpụrụ Osisi]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
nd2v8zxyp79v3iq9snt50lzglj3sx09
65719
65718
2026-07-29T07:53:43Z
Celetex
55
/* Olumba */
65719
wikitext
text/x-wiki
'''ube mgba'''
[[File:Cooked Canarium schweinfurthii.jpg|thumb|Cooked Canarium schweinfurthii]]
=Nkọwa=
Bụ mkpụrụ osisi ube mana nkea gbara aghirigha karịa ube nke eji ata ọka. gbya.
Ọ na-acha ka akwụkwọ ndụ na mbido omimi ya tupu ọ chagaria chawa ntụ ntụ dị ka ọkawara n'ikpeazụ mgbe ọka goro, ọ chawa zie ka mmanụ ojii. Ube a na-apụtakarị n'oge udu mmiri, ana atali ya bụ ube na ndu mana ọ ga na elu ịlu. Otu kacha mma isi ata ube a bụ ịbu ụzọ banye ya na mmiri ọkụ tinyekwa ya nnu chere ka o ruo tupu atawa ya. E si na ya ewepụta mmanụ ana-eri eri na edozi ahụ mana agwọ ọrịa.
===Nkejiasụsụ===
aha
===Ọmụmaatụ===
*A na m achọ ebe m ga azụta ube mgba.
*Ube okpoko n'atọ ụtọ.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-ube mgba.ogg]]
===Olumba===
* Ube okpoko - Anambra (Nnewi,awka,onitsha)
* ubegba - Imo (owerri)
* ube okpoko - Enugu (Nsukka)
* ubo mgba - Abia (Abiriba)
* ube ntụ ọkụ - Ebonyi (Afikpo)
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://9jafoods.com/canarium-schweinfurthii-african-elemi-benefits/ African elemi]
[https://bnrc.springeropen.com/articles/10.1186/s42269-019-0242-3 Bush Candle ]
===Hausa===
[https://healthcareconsultings.com/atili-canarium-schweinfurthii/#.YNI48xhw1Px Atili]
[[Òtù:aha]]
[[Category: Mkpụrụ Osisi]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
s5xwdjeqnqd8n743mn5kh16jh8j2lza
65720
65719
2026-07-29T08:19:27Z

60qif686f5idnaqwd65cohp9giyelm5
ịla n'iyi
0
3223
65722
18572
2026-07-29T10:23:02Z
~2026-42231-22
2091
65722
wikitext
text/x-wiki
'''ịla n'iyi'''
[[Usòrò:Destruction in Homs (2).jpg|Destruction_in_Homs_(2)|thumb|right|Ụlọ lara n'iyi ]]
=Nkọwa=
ọnọdụ imebi ihe n'ụdị na-enweghị mmeta. Ihe mebiri nke a agaghị emegwata ọzọ.
===Nkejiasụsụ===
Nkọwa aha
===Ọmụmaatụ===
Ịwe ihe na-abụghị nke mmadụ bụ ụzọ ịla n'iyi.
Zurite nwata ka ọgharari ina n'iyi
===Mkpọpụta===
===Olumba===
ịna n'iyi→Anambara
ịla n'iyi →Imo(Owerri)
ọlaniyi→Enugu(Nsuka)
Ịla n'iyi→Aba(Abriba)
imebi→Ebonyi(Afikpo)
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/destruction destruction]
===French===
[https://cnrtl.fr/definition/destruction destruction ]
[[Òtù:Olumba Igbo project]]
05v62ft646cn7dj5i4f6en7226ly003
65723
65722
2026-07-29T10:29:18Z
~2026-42231-22
2091
65723
wikitext
text/x-wiki
'''ịla n'iyi'''
[[Usòrò:Destruction in Homs (2).jpg|Destruction_in_Homs_(2)|thumb|right|Ụlọ lara n'iyi ]]
=Nkọwa=
ọnọdụ imebi ihe n'ụdị na-enweghị mmeta. Ihe mebiri nke a agaghị emegwata ọzọ.
===Nkejiasụsụ===
Nkọwa aha
===Ọmụmaatụ===
*Ịwe ihe na-abụghị nke mmadụ bụ ụzọ ịla n'iyi.
*Zurite nwata ka ọgharari ina n'iyi
===Mkpọpụta===
===Olumba===
*ịna n'iyi→Anambara
*ịla n'iyi →Imo(Owerri)
*ọlaniyi→Enugu(Nsuka)
*Ịla n'iyi→Aba(Abriba)
*imebi→Ebonyi(Afikpo)
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.m.wiktionary.org/wiki/destruction destruction]
===French===
[https://cnrtl.fr/definition/destruction destruction ]
[[Òtù:Olumba Igbo project]]
qx9fb7qsoezd15fuld6ocnv69law448
ịbiarute
0
8428
65721
65548
2026-07-29T09:56:22Z
~2026-42231-22
2091
/* Ọlụmba */
65721
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
*ịbịarute ebe ị na-aga, gbatịa aka iji metụ ma ọ bụ jide ihe, ma ọ bụ nwee ihe ịga nke ọma n'ịgwa mmadụ okwu.
===Nkejịasụsụ===
*Ngwaa
===Ọmụmatụ===
#Anyị ga-erute obodo n'abalị.
#Irula ebe ị na aga?
===Mkpọpụta===
===Ọlụmba===
*irute →Anambra
*irula →Imo(Owerri)
*oruteme →Enugu(Nsuka)
*iru nso →Abia(Abriba)
*jerue →Ebonyi(Afikpo)
==Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ==
===Bekee===
To reach
[[Òtù:Olumba Igbo project]]
hxpdfspcpcd8wnyja7yjp6iop80s2cu