Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.14
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Ugwumagala
0
4894
65765
65053
2026-08-05T11:40:13Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65765
wikitext
text/x-wiki
=Nkọwa=
'''Ogwumagala''' bụ ụdị ngwere a maara maka ike ịgbanwe ọcha akpụkpọ ya ka ọ dabara na gburugburu ya.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ogwumagala adịghị mma na ajụ.
===MKpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ugwumagala.wav]]
===Olumba===
Ugwumagala
===Bekee ===
Chameleon
91s475phyeryb8jitvpazss5wt7q8vj
chihurumnaya
0
5413
65759
25376
2026-08-05T11:23:04Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65759
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara na Chukwu hụrụ na anya
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Chimhurumnanya bụ nwam Nwanyị
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Chimhurumnanya.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
God loves me
rvoqpqzq1hccffhfacdew96rx3omv2v
Ụzọdịnma
0
5417
65766
28030
2026-08-05T11:41:06Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65766
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara na Ụzọ dị nma.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ụzọdịnma bu aha govano ndi Steeti Imo
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ụzọdịnma.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
The Road is good.
f3krezsbyfbikcfoa6sera9g4s2hmi8
Madubụike
0
5452
65757
25665
2026-08-05T11:19:51Z
NsirimS
2082
Added a
65757
wikitext
text/x-wiki
===nkọwa===
Nkea putara na madụ bụ ike
===Ọmụmaatụ===
Madubụike bu aha nwa klas m
===Nkeji asụsụ===
Aha
===Olumba===
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Madubụike.wav]]
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
A person is powerful
6p4noa0kd9rqysx56y5wavnibduxk13
Umunnadi
0
5453
65758
25666
2026-08-05T11:21:32Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65758
wikitext
text/x-wiki
===nkọwa===
Nkea putara aha a na kpọọ ndị ụmụnna bị na otụ ezinụlọ
===Nkeji asụsụ===
===Ọmụmaatụ===
Umunnadi nnam bịara mmemme Kraịstmas afọ gara aga
===Olumba===
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Umunnadi.wav]]
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Household family
nri5r8a3egpjivroarmwlggf5s9ogic
Onyeoma
0
5469
65770
27488
2026-08-05T11:46:53Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65770
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara onye eme ihe ọma
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Onyeoma gara ibute nkụ
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Onyeoma.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
A Good person
4keuakr3rlr44tkaxf7jqsd21hx4gb0
Mmịmị (pepper fruit)
0
5480
65761
25706
2026-08-05T11:25:12Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65761
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ mkpụrụosisi dị n'ala igbo nke a na-amị amị maọbụ na-aracha aracha.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nwanne m nwoke ghọtara mmịmị
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Mmịmị.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Pepper fruit.
t4ewu1higyrw3jru5x1v6y1hmr88xa7
Chimdiụtọ
0
5481
65767
28028
2026-08-05T11:42:09Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65767
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha nkea pụtara na Chi m na-atọ ụtọ. Ụtọ a na-apụtakarị ihe n'ihe ọ na-eme nakwa ọrụ ọ na-arụgasị,ọ bụ aha mmadụ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Chimdịụtọ mara ezigbo mma
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Chimdiụtọ.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
My God is sweet
42w75qcnk2n3mpibtb5pu0gbj5cqvj2
Akụdo
0
5482
65760
29281
2026-08-05T11:24:05Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65760
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ aha nke mmejuputara ya bụ mkpụrụokwu abụọ 'Akụ' na 'udo'.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nwunye nwanne m bụ Akudo
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Akụdo.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Peaceful wealth
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Mmadụ]]
[[Òtù:Igbo Noun Project]]
pysfmspvqfuwiwmsex4eiqo3ssmeypu
Nnabugo
0
5519
65762
27477
2026-08-05T11:26:23Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65762
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nnabugo bụ aha mmadụ nke pụtara na nna ngọzi ma ọ bụ nna bụ ihe
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha dị ọkpara anyị bụ Nnabugo.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Nnabugo.wav]]
===Olumba===
Nnabuife
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
===Bekee===
Fathers are blessing
ta3ywi4pet1lfkr42p8gf3yqj88ulvy
Mgbasike
0
5523
65768
28026
2026-08-05T11:43:34Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65768
wikitext
text/x-wiki
===Nkọwa===
Enwere ike ịkọwa aha ahụ dị ka "ịgba mgba na ike" ma ọ bụ "ike mgbalị".
===Ọmụmaatụ===
Enwere m Mgbasike nke anụ ahụ na nke mkpụrụ obi.
===Nkeji asụsụ===
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Mgbasike.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
The power of effort
5zcxx0wxd714bos5yegkiw2elhmc4i3
Ahụrụchioke
0
5532
65764
28032
2026-08-05T11:39:12Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65764
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara na anaghị enwere Chineke anya ukwu.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ahụrụchioke na ere akwụkwọ nri na ahịa
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Ahụrụchioke.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
One can't be greedy for God.
2w5ljtao0cy8rk7ix82s2jbx7ktq2en
Nwabụdike
0
5541
65769
27552
2026-08-05T11:45:50Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65769
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha nkea pụtara na nwa abụghị obere mmadụ
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Nwabụdike bụ nnukwu mmadụ
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Nwabụdike.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
Child is Strength
3drdhu0pziwbuhep5u58h0axxobht6p
Agbakwuruibe
0
6006
65763
42269
2026-08-05T11:38:22Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65763
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara mmadụ ịgbagara ụmụnna ya ọsọ enyemaka n'oge mkpa.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Agbakwuruibe bụ aha Eze ọdịnala anyị.
===Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-NsirimS-Agbakwuruibe.wav]]
===Olumba ===
=== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
[[Category:Aha]]
[[Category:Wiki Loves Names]]
===Bekee ===
A run to kings men
19o8vib7duvuki6axmu29373v8ifx68