Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.14
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Onyeobia
0
3706
65779
42082
2026-08-05T12:33:51Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65779
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a putara mgbe mmadu na achota mmadu ibe ya na ulo.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Onyeobia biara na Oge.
===Mkpọpụta===
O/nye/o/bia
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Onyeọbịa.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee===
Visitor
<nowiki>[[Category: wt/ig/wiki loves names]]</nowiki>
hhrmzihslx538qpm2ljy15s30ini9jn
Ejinwaemeọnụ
0
5470
65782
42072
2026-08-05T12:36:46Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65782
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ aha mmadụ nke pụtara na mmadụ ekwesịghị iji nwa ya eme ọnụ maka na ọ maghị ihe echi ga-abụ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ejinwaemeọnụ ọma ihe echi ga-abụ
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Ejinwaemeọnụ.wav ]]
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee===
Bragging/boasting with your child
24htf3xx71qcahfu0i3ht75p7w9xb30
Onyekwere
0
5490
65777
25717
2026-08-05T12:31:02Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65777
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Aha nkea dị n'ụdị ajụjụ nke na-ajụ kedu onye kwetara.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Onyekwere bi n'Ọnịcha.
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Onyekwere.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Who agreed?
s3uy69gow7yp1ep8cn1pasw0hfqg0mo
Igbokwe
0
5491
65776
42083
2026-08-05T12:30:02Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65776
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ aha nke pụtara ma ọ bụrụ n'igbo kwe,ma ọ bụrụ na ndị Igbo kweta.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Aha nwanne nna Arinze bụ Igbokwe
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Igbokwe.wav]]
===Olumba===
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
If the Igbos agree.
f85dzsqra74zzdpe7nrafrznc56vqxi
Emereuwaonu
0
5537
65775
42084
2026-08-05T12:29:07Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65775
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a putara na anaghị emere ụwa ọnu
===Ọmụmaatụ===
===Nkeji asụsụ===
===Olumba===
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Emereuwaonu.wav]]
===Ntụgharị asụsụ ọzọ===
===Bekee===
One do not boast for the world
o0dajm0wjx26s3qglnzhxik55dnugvi
Ọkpanambara
0
6008
65783
28036
2026-08-05T12:37:36Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65783
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Ọkpanambara bụ aha otu anụ nke nwere ogologo ọdụdụ dịka ọsa, dịka aha ya sịrị dị Ona akpa nri ya na mbara ezi.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ọkpanambara bụ ezigbo anụọhịa anụ ya na atọ ụtọ.
===Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Ọkpanambara.wav]]
===Olumba ===
===Ntụgharị n'asụsụ ===
===Bekee ===
Squirrel
p1yiw30cldtangs3zq96vcyo3gmt9pq
Ejiukaemeole
0
6009
65781
28038
2026-08-05T12:35:55Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65781
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Ejiukaemeole bụ aha mmadụ nke pụtara na onweghị ihe eji ọtụtụ okwu eme.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Ejiukaemeole bụ onye àmà ámá n'obodo
===Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Ejiukaemeole.wav]]
===Olumba ===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
Much talk don't yield fruit.
pxd8k4db0vm78gnpyyndg3k0kq5q3sy
Ọkịrị
0
6011
65780
28041
2026-08-05T12:34:58Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65780
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Ọkịrị bụ aha nnụnụ kasị ntakịrị na nnụnụ ndị ọzọ, ana eji oké mkpọtụ ya amara ebe ọnọ.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Okịrị na eme mkpọtụ
===Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Okịrị.wav]]
===Olumba ===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
Weaver bird
m5n1utjb34etzyjv5mrk0iqcya5mp4l
Agbịlụ
0
6012
65778
28043
2026-08-05T12:32:51Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65778
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Agbaịlụ bụ aha mkpụrụ osisi nke mkpụrụ ya na elu ịlụ.
===Nkejiasụsụ ===
Aha
===Ọmụmaatụ ===
Anyị nwere osisi Agbilụ na-ebe nnam.
===Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Agbịlụ.wav]]
===Olumba ===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
Bitter kola
pyogden493p77ogdfrgnosw858sud02
mmuo mmiri
0
6071
65771
42087
2026-08-05T12:25:23Z
~2026-43141-76
2098
Added Audio pronunciation
65771
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ aha mmụọ bi n'ime Mmiri.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Mmụọ Mmiri na-egbuke egbuke
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Mmụọ mmiri.wav]]
===Olumba===
===Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ===
===Bekee===
Water Spirit
ee2ejze6n44ivhufqmchq21oqf065dx
65772
65771
2026-08-05T12:25:58Z
~2026-43141-76
2098
/* Mkpọpụta */
65772
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ aha mmụọ bi n'ime Mmiri.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Mmụọ Mmiri na-egbuke egbuke
===Mkpọpụt===
===Olumba===
===Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ===
===Bekee===
Water Spirit
lqm5fs9aci0pssue44kfqv76nf2eud4
65773
65772
2026-08-05T12:27:05Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65773
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Nke a bụ aha mmụọ bi n'ime Mmiri.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
Mmụọ Mmiri na-egbuke egbuke
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Mmụọ mmiri.wav]]
===Olumba===
===Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ===
===Bekee===
Water Spirit
ee2ejze6n44ivhufqmchq21oqf065dx
Nkwocha
0
8182
65774
42085
2026-08-05T12:28:04Z
NsirimS
2082
Added Audio pronunciation
65774
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa ==
Nke a bụ aha mmadụ
===Nkejiasụsụ ===
Aha
=== Ọmụmaatụ ===
Nkwocha bụ aha nna nwanyị Nigeria n'akpa bọọlụ, Perpetual Nkwocha.
===Mkpọpụta ===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Sylvaline39-Nkwocha.wav]]
===Olumba===
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ===
===Bekee ===
Surname
3j9yvawzv622b32sszxsjomnk8eeky6