Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.14 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Okokporo puta n' ahia si na o jughi eju ndi be di ole nọ ya nụ 0 6283 65811 30235 2026-08-07T21:51:11Z Chigozirim2005 1250 65811 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== (Mmadụ echewana na ọ emeghị ntụpọ) ==Mkpọpųta== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-Okokporo puta n' ahia si na o jughi eju ndi be di ole nọ ya nụ.wav]] ==Myiri N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== (He who thinks that he is standing should look less he falls) [[Category:Ilu]] mpcti0crhze8no753wmte3ffietegqi Gwa m ihe gba aka gbagoo elu, kuru mmiri gbadata 0 8387 65817 64992 2026-08-08T10:56:21Z Goodymeraj 496 /* Mkpọpųta */ 65817 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Gwa m gwa m gwa m gwa m ihe gba aka gbagoo elu kuru mmiri gbadata.wav]] == Aziza == Akị bekee [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Akị bekee.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me what went up dry but came down carrying water <b>Answer</b>: Coconut [[Category:gwam gwam gwam]] rxrc6mg04lh3pkf4lj9h5kdcm63e6nb Gwa m ihe kuuru mmiri laa elu 0 8388 65816 64994 2026-08-08T10:54:53Z Goodymeraj 496 /* Mkpọpųta */ 65816 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Gwa m gwa m gwa m gwa m ihe kuuru mmiri laa elu.wav]] == Aziza == Akị bekee [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Akị bekee.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me what went up carrying water <b>Answer</b>: Coconut [[Category:gwam gwam gwam]] 8lj6vuxm2c0vjj6odrvewxsjwg1g6oa Gwa m anụ nwere ótù ụkwụ 0 8389 65815 64995 2026-08-08T10:53:25Z Goodymeraj 496 /* Mkpọpųta */ 65815 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Gwa m gwa m gwa m gwa m anụ nwere otu ụkwụ.wav]] == Aziza == Éró [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Éró.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me e bush meat with one leg <b>Answer</b>: Mushroom [[Category:gwam gwam gwam]] pa2otl5umioagda4lcr3n8fvi1myxh8 Gwa m nwa mara mma adịghị ékù n'ahụ 0 8390 65814 64997 2026-08-08T10:51:39Z Goodymeraj 496 /* Mkpọpųta */ 65814 wikitext text/x-wiki == Mkpọpųta == [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Gwa m gwa m gwa m gwa m nwa mara mma adịghị eku n'ahụ.wav]] == Aziza == Ọ́kụ́ [[File:LL-Q33578 (ibo)-Goodymeraj-Ọ́kụ́.wav]] == Myiri N'asụsụ Ọzọ == === Bekee === <b>Riddle:</b> Tell me a finw child that can't be carried on the body <b>Answer</b>: Fire [[Category:gwam gwam gwam]] qdxa3i83278wf40sws574o8v85mmdnd Anya hụrụ oke osimiri agaghị ekwu maka mmiri iyi 0 8446 65808 2026-08-07T19:16:07Z Iwuala chisom 965 Jiri '==Nkọwa== Ndị nwere nnukwu ahụmịhe ma ọ bụ ọmụma sara mbara adịghị mfe iduhie ma ọ bụ ime ka obere ihe ju ha anya ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Anya hụrụ oke osimiri agaghị ekwu maka mmiri iyi.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The eyes that have seen the ocean cannot be told about the river [[Category: Ilu]]' kere ihü 65808 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ndị nwere nnukwu ahụmịhe ma ọ bụ ọmụma sara mbara adịghị mfe iduhie ma ọ bụ ime ka obere ihe ju ha anya ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Anya hụrụ oke osimiri agaghị ekwu maka mmiri iyi.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The eyes that have seen the ocean cannot be told about the river [[Category: Ilu]] gmlhqllkjdqjyn2d6f7sz8j7ra2nxhu Aka ekpe kwo aka nri, aka nri akwo aka ekpe 0 8447 65809 2026-08-07T19:46:48Z Mmesoma Mary Faustina 1016 Jiri '==Nkọwa== Nyere m aka, m ga-enyekwa gị aka ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mmesoma Mary Faustina-Aka ekpe kwo aka nri, aka nri akwo aka ekpe.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== If the left hand washes the right hand, the right hand washes the left hand [[Category:Ilu]]' kere ihü 65809 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nyere m aka, m ga-enyekwa gị aka ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mmesoma Mary Faustina-Aka ekpe kwo aka nri, aka nri akwo aka ekpe.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== If the left hand washes the right hand, the right hand washes the left hand [[Category:Ilu]] 44hr7hmliw7vrvccgbmu33mp7ebnap2 Onye ndu nke na-anụ olu ndị ya adaghị ada 0 8448 65810 2026-08-07T21:32:49Z Chigozirim2005 1250 Jiri '==Nkọwa== Onye ndu nke na-anụ olu ndị ya adaghị ada ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-Onye ndu nke na-anụ olu ndị ya adaghị ada.wav|LL-Q33578_(ibo)-Chigozirim2005-Onye_ndu_nke_na-anụ_olu_ndị_ya_adaghị_ada]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The leader who listens to his people never falls [[Category: Ilu]]' kere ihü 65810 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Onye ndu nke na-anụ olu ndị ya adaghị ada ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chigozirim2005-Onye ndu nke na-anụ olu ndị ya adaghị ada.wav|LL-Q33578_(ibo)-Chigozirim2005-Onye_ndu_nke_na-anụ_olu_ndị_ya_adaghị_ada]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== The leader who listens to his people never falls [[Category: Ilu]] kymrcfq2bldq2pl3kb2svidpk60ne77 Uto ka mma n’ote aka 0 8449 65812 2026-08-07T22:13:30Z Mmesoma Mary Faustina 1016 Jiri '==Nkọwa== Nye ndị enyi gị nkwanye ùgwù mgbe niile; zere ileda ibe unu anya n'ihi ịmara ibe unu nke ọma ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mmesoma Mary Faustina-Uto ka mma n’ote aka.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Friendship is most pleasant from a distance [[Category:Ilu]]' kere ihü 65812 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nye ndị enyi gị nkwanye ùgwù mgbe niile; zere ileda ibe unu anya n'ihi ịmara ibe unu nke ọma ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Mmesoma Mary Faustina-Uto ka mma n’ote aka.wav]] ==Myiri n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Friendship is most pleasant from a distance [[Category:Ilu]] 9khgfx29h0jarlwhfnkotd6cj1yt638 kọmpụta 0 8450 65813 2026-08-07T23:02:52Z Febechukwu Chukwudi 1269 Jiri '==Nkọwa== Ọ bụ igwe ohụụ a na-eji ahazi, echekwa, ma na-eziga ozi dị iche iche site n'usoro iwu enyere ya. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Nna m gotere m Kọmpụta ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Computer [[category:Aha]]' kere ihü 65813 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Ọ bụ igwe ohụụ a na-eji ahazi, echekwa, ma na-eziga ozi dị iche iche site n'usoro iwu enyere ya. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Nna m gotere m Kọmpụta ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== Computer [[category:Aha]] 00su9zvy4salhokdxj99ifybj5herb5