Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.15
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
Abụ
0
16
65830
42043
2026-08-13T17:14:30Z
Akwugo
14
E deziri m ederede a
65830
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Abụ bụ egwu maọbụ ukwe a na-agụ iji nwee obi anụri.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
# Abụ a dị mma nke ukwuu.
# Anyị bụrụ abụ ụnyaahụ.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Abu.ogg]]
===Olumba===
Ukwe(Nnewi, Anambra Steeti)
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/song Song]
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
fgsq8zjnwqpn6nebuxc4w3ww402rooa
65831
65830
2026-08-13T17:15:55Z
Akwugo
14
.
65831
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Abụ bụ egwu maọbụ ukwe a na-agụ iji nwee obi anụri.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
# Abụ a dị mma nke ukwuu.
# Anyị bụrụ abụ ụnyaahụ.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Abu.ogg]]
===Olumba===
Ukwe(Nnewi, Anambra Steeti)
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/song Song]
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
[[Òtù:Aha]]
90xwt0vgqg570339emttodzi4yk0dnd
65834
65831
2026-08-13T17:18:33Z
Akwugo
14
Akwugo moved page [[Abu]] to [[Abụ]]: Misspelled title
65831
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Abụ bụ egwu maọbụ ukwe a na-agụ iji nwee obi anụri.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
# Abụ a dị mma nke ukwuu.
# Anyị bụrụ abụ ụnyaahụ.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Abu.ogg]]
===Olumba===
Ukwe(Nnewi, Anambra Steeti)
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/song Song]
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
[[Òtù:Aha]]
90xwt0vgqg570339emttodzi4yk0dnd
Akanwụ
0
114
65836
29176
2026-08-13T17:23:04Z
Akwugo
14
Akwugo moved page [[Akanwu]] to [[Akanwụ]]: Misspelled title
29176
wikitext
text/x-wiki
"""Akanwụ"""
==Nkọwa==
Akanwụ so na ńnú ana egwute n'ime ala. Eji akanwụ esi fịọ-fịọ, akị́dị na nri ndị ọzọ ka owere ghee ngwangwa.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
#Tinyerem Akanwụ n' àgwà ahụ m sinyere na ọkụ.
#Jiri Akanwụ sie Fịọ-fịọ ahụ.
===Mkpọputa===
[[File:LL-Q33578_(ibo)-Dagentle-Akanwu.wav]]
===Olumba===
*Akáñwú(Nnewi, Anambra State)
*Akanwa( Nkanụ, Enugwu Steeti)
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Potash
https://en.m.wiktionary.org/wiki/Potash
[[Category:Ihe oriri]]
[[Category:Igbo Noun Project]]
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
se9yfe21273qklwe3c6agymv4ub27i7
65839
65836
2026-08-13T17:31:49Z
Sayvhior
168
65839
wikitext
text/x-wiki
'''Akanwụ'''
==Nkọwa==
Akanwụ so na ńnú ana egwute n'ime ala. Eji akanwụ esi fịọ-fịọ, akị́dị na nri ndị ọzọ ka owere ghee ngwangwa.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
#Tinyerem Akanwụ n' àgwà ahụ m sinyere na ọkụ.
#Jiri Akanwụ sie Fịọ-fịọ ahụ.
===Mkpọputa===
[[File:LL-Q33578_(ibo)-Dagentle-Akanwu.wav]]
===Olumba===
*Akáñwú(Nnewi, Anambra State)
*Akanwa( Nkanụ, Enugwu Steeti)
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
Potash
https://en.m.wiktionary.org/wiki/Potash
[[Category:Ihe oriri]]
[[Category:Igbo Noun Project]]
[[Òtù:Wiki Loves Names]]
04vpo2d1yu9s2o11zcl83zcp3wx76ks
Akawụ
0
118
65838
598
2026-08-13T17:26:27Z
Akwugo
14
.
65838
wikitext
text/x-wiki
#REDIRECT [[Akanwụ]]
==Nkọwa==
Nke a bụ n'akọwa ntụ agwara mmiri ma mee ka ọ nọrọ n'udi ihe siri ike nke eji eme ncha na isi ụfọdụ nri n'ala Igbo di ka abacha, ukpaka na ụkwa nke n'enye nri ụtọ di iche.
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
# Ụkwa etinyere akawụ n'eghe ngwa ngwa.
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-akawụ.wav|LL-Q33578_(ibo)-Akwugo-akawụ|thumb|left|alt=akawụ|akawụ]]
===Olumba===
ngụ(Mbaise)
==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/potash potash]
[[Òtù:Aha]]
lxlwa5qa90y82e0w8tmy0rphpvpq2ta
abụ
0
1704
65832
6938
2026-08-13T17:17:20Z
Akwugo
14
/* Ntụghari n'asụsụ ọzọ */ .
65832
wikitext
text/x-wiki
'''Abụ'''
=Nkọwa=
Nke a bụ akụkụ ahụ mmadụ nke dị n'okpuru aka na ubuaka.
[[Usòrò:Armpit by David Shankbone.jpg|thumb|abụ]]
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
# Etito toro ya n'abụ
# Abụ ya na-esi isi.
# Abụ uwe ya ruru inyi.
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:Abụ.ogg|thumb|left|abụ]]
===Olumba===
=Ntụghari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/armpit armpit]
[[Òtù:Aha]]
m1imt8r0ptszu0rifqcc32544lmqoqn
65833
65832
2026-08-13T17:17:42Z
Akwugo
14
/* Nkejịasụsụ */
65833
wikitext
text/x-wiki
'''Abụ'''
=Nkọwa=
Nke a bụ akụkụ ahụ mmadụ nke dị n'okpuru aka na ubuaka.
[[Usòrò:Armpit by David Shankbone.jpg|thumb|abụ]]
===Nkejịasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
# Etito toro ya n'abụ
# Abụ ya na-esi isi.
# Abụ uwe ya ruru inyi.
===Mkpọpụta===
[[Usòrò:Abụ.ogg|thumb|left|abụ]]
===Olumba===
=Ntụghari n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/armpit armpit]
[[Òtù:Aha]]
gbko3i8p7imgncawr8c1zld6knvjeuj
Ilu bụ mmanụ e ji eri okwu
0
8363
65828
64937
2026-08-13T17:08:50Z
Akwugo
14
Akwugo moved page [[Ilu bụ mmanu e ji eri okwu]] to [[Ilu bụ mmanụ e ji eri okwu]]: Misspelled title
64937
wikitext
text/x-wiki
==Nkọwa==
Ilu na-eme ka mkparịta ụka maa mma
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala chisom-Ilu bụ mmanu e ji eri okwu.wav]]
==Myiri n'asụsụ ọzọ==
===Bekee===
The proverb is the palm oil with which words are eaten
[[Category: Ilu]]
ed49fbzl7tuyybg3zok0h3n3diyoi5e
Nye ike
0
8451
65826
2026-08-13T16:54:35Z
Akwugo
14
E debanyere okwu ọhụrụ
65826
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
Nke a bụ okwu igbo na-akọwa gbasara inye ikike, maọbụ inye.
=== Nkejiasụsụ ===
Ngwaa
=== Ọmumaatụ ===
# Nye anyi ike ime ihe ahụ
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/authorize Authorize]
mg3w285ncva14dci5kh9iacoqdtti02
65827
65826
2026-08-13T17:00:18Z
Akwugo
14
.
65827
wikitext
text/x-wiki
== Nkọwa ==
Nke a bụ okwu igbo na-akọwa gbasara inye ikike, maọbụ inye.
=== Nkejiasụsụ ===
Ngwaa
=== Ọmumaatụ ===
# Nye anyi ike ime ihe ahụ
=== Mkpọpụta ===
=== Olumba ===
== Ntụgharị n'asụsụ ọzọ ==
=== Bekee ===
[https://en.wiktionary.org/wiki/authorize Authorize]
[[Category:Ngwaa]]
s0s8smnc1lbrq1rqlg4qocpctvy9a08
Ilu bụ mmanu e ji eri okwu
0
8452
65829
2026-08-13T17:08:50Z
Akwugo
14
Akwugo moved page [[Ilu bụ mmanu e ji eri okwu]] to [[Ilu bụ mmanụ e ji eri okwu]]: Misspelled title
65829
wikitext
text/x-wiki
#KÚFÙ [[Ilu bụ mmanụ e ji eri okwu]]
39empko28pyp0dd5tbqvpaa46t0ev7d
Abu
0
8453
65835
2026-08-13T17:18:33Z
Akwugo
14
Akwugo moved page [[Abu]] to [[Abụ]]: Misspelled title
65835
wikitext
text/x-wiki
#KÚFÙ [[Abụ]]
p318c1isre5qhczx7aj7x5n6ah8q3cx
Akanwu
0
8454
65837
2026-08-13T17:23:04Z
Akwugo
14
Akwugo moved page [[Akanwu]] to [[Akanwụ]]: Misspelled title
65837
wikitext
text/x-wiki
#KÚFÙ [[Akanwụ]]
b6qva9kt55fhe9rnocuy4m434q5lza5