Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.16 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk akpụ̀kpọ̀ahụ 0 8537 66156 2026-08-22T12:42:46Z Chinemeremprince 528 created new entry 66156 wikitext text/x-wiki ''' Akpụ̀kpọ̀ahụ''' [[File:Image skin texture.jpg|thumb|Skin texture]] =Nkọwa= bụ ihe nkpụchi di n'elu ahụ mmadụ maọbụ anụmanụ nke n'echebe akụkụ ahụ di n'ime. ==Nkejiasụsụ== aha ===Ọmụmaatụ=== akpụkpọ ahụ nna m dị oji o nwere mmerụ ahụ n'akpụkpọ ahụ ya ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Akpụkpọahụ̀.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Skin Skin] ===Hausa=== [https://ha.wikipedia.org/wiki/Fata Fata] [[Òtù:aha]] gmzqrx1uqmngurzdwe18ksenhdzqeab 66158 66156 2026-08-22T12:46:35Z Chinemeremprince 528 added category 66158 wikitext text/x-wiki ''' Akpụ̀kpọ̀ahụ''' [[File:Image skin texture.jpg|thumb|Skin texture]] =Nkọwa= bụ ihe nkpụchi di n'elu ahụ mmadụ maọbụ anụmanụ nke n'echebe akụkụ ahụ di n'ime. ==Nkejiasụsụ== aha ===Ọmụmaatụ=== akpụkpọ ahụ nna m dị oji o nwere mmerụ ahụ n'akpụkpọ ahụ ya ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Akpụkpọahụ̀.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Skin Skin] ===Hausa=== [https://ha.wikipedia.org/wiki/Fata Fata] [[Òtù:aha]] [[Otu:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 7z16i4ll474i94jscjc3xxgdumxony5 66159 66158 2026-08-22T12:46:57Z Chinemeremprince 528 66159 wikitext text/x-wiki ''' Akpụ̀kpọ̀ahụ''' [[File:Image skin texture.jpg|thumb|Skin texture]] =Nkọwa= bụ ihe nkpụchi di n'elu ahụ mmadụ maọbụ anụmanụ nke n'echebe akụkụ ahụ di n'ime. ==Nkejiasụsụ== aha ===Ọmụmaatụ=== akpụkpọ ahụ nna m dị oji o nwere mmerụ ahụ n'akpụkpọ ahụ ya ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Akpụkpọahụ̀.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Skin Skin] ===Hausa=== [https://ha.wikipedia.org/wiki/Fata Fata] [[Òtù:aha]] [[Otu:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 78lra0v0l2dlpqbgwwyuwtmabs5xjex 66160 66159 2026-08-22T12:47:17Z Chinemeremprince 528 66160 wikitext text/x-wiki ''' Akpụ̀kpọ̀ahụ''' [[File:Image skin texture.jpg|thumb|Skin texture]] =Nkọwa= bụ ihe nkpụchi di n'elu ahụ mmadụ maọbụ anụmanụ nke n'echebe akụkụ ahụ di n'ime. ==Nkejiasụsụ== aha ===Ọmụmaatụ=== akpụkpọ ahụ nna m dị oji o nwere mmerụ ahụ n'akpụkpọ ahụ ya ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Akpụkpọahụ̀.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Skin Skin] ===Hausa=== [https://ha.wikipedia.org/wiki/Fata Fata] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]] akk8qgw198k3m92pyttgejp1dr0c14a Otu:Igbo Wiktionary Project 2.0 0 8538 66157 2026-08-22T12:45:17Z Chinemeremprince 528 Jiri '...' kere ihü 66157 wikitext text/x-wiki ... cxfmna2yexenai48cxqml72x4i4ee6e ịdà ọrịa 0 8539 66161 2026-08-22T13:27:25Z Anastesia chi 1012 Created new entry 66161 wikitext text/x-wiki '''ịdà ọrịa''' =Nkọwa= nke a bụ ịrịa ọrịa ma ọ bụ mgbe ahụ mmadụ anaghị arụ ọrụ nke ọma n’ihi ọrịa. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== *mmadụ ịdà ọrịa bụ ajọ ihe *ịdà ọrịa nwere ike ịta mmadụ ahụ ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-ịdà ọrịa.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Disease Disease] ===Hausa=== [https://ha.wikipedia.org/wiki/Cuta Cuta] [[Òtù:Ngwaa]] [[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]] abgrgbm49krnudzalkqkddkqq988brm ịchịkọ̀ 0 8540 66162 2026-08-22T13:41:54Z Ozims Divine 1011 Jiri ''''ịchịkọ̀''' [[File:A gathering for a funeral ceremony.jpg|thumb|A gathering for the funetal rite in an igbo community]] =Nkọwa= bụ gbakọ̀ mmadụ nwere ihe dị mkpa a ga-ekwurịta. ===Nkeji asụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== *Ndị nne enwere ịchịkọ̀ na ụbọchị na bịa a bịa *ịchịkọ̀ ndị ụmụ nwoke na ụmụ agbọghọ dị n'ụbọchị Sọnde na-abịa. ===Mkpọpụta=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=...' kere ihü 66162 wikitext text/x-wiki '''ịchịkọ̀''' [[File:A gathering for a funeral ceremony.jpg|thumb|A gathering for the funetal rite in an igbo community]] =Nkọwa= bụ gbakọ̀ mmadụ nwere ihe dị mkpa a ga-ekwurịta. ===Nkeji asụsụ=== aha ===Ọmụmaatụ=== *Ndị nne enwere ịchịkọ̀ na ụbọchị na bịa a bịa *ịchịkọ̀ ndị ụmụ nwoke na ụmụ agbọghọ dị n'ụbọchị Sọnde na-abịa. ===Mkpọpụta=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Gather Gather] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Igbo_Wiktionary_Project_2.0]] hn6xd0ynk8tkr4t6e0oc8ryq9nyirlb ịbá mmadụ 0 8541 66163 2026-08-22T13:53:18Z Joybestim 1017 Jiri ''''ịbá mmadụ''' =Nkọwa= bụ iwakpọ mmadụ maọbụ ilụsọ mmadụ ọgụ ==Nkeji asụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== * Ọ bàrà mmadụ n'uzọ * Ndí ohi bàrà nwoke áhù n'uzọ ==Mkpọpụta== ==Olumba== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee==' kere ihü 66163 wikitext text/x-wiki '''ịbá mmadụ''' =Nkọwa= bụ iwakpọ mmadụ maọbụ ilụsọ mmadụ ọgụ ==Nkeji asụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== * Ọ bàrà mmadụ n'uzọ * Ndí ohi bàrà nwoke áhù n'uzọ ==Mkpọpụta== ==Olumba== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== mlapil6muy652jv5bymqkdfuqcca2ud 66167 66163 2026-08-22T14:04:52Z Joybestim 1017 /* Bekee */ 66167 wikitext text/x-wiki '''ịbá mmadụ''' =Nkọwa= bụ iwakpọ mmadụ maọbụ ilụsọ mmadụ ọgụ ==Nkeji asụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== * Ọ bàrà mmadụ n'uzọ * Ndí ohi bàrà nwoke áhù n'uzọ ==Mkpọpụta== ==Olumba== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== [https://www.dictionary.com/browse/attack attack] 0ydwmou1gp6xxwiy9sbjwsxmos8e90r 66169 66167 2026-08-22T14:07:32Z Joybestim 1017 66169 wikitext text/x-wiki '''ịbá mmadụ''' =Nkọwa= bụ iwakpọ mmadụ maọbụ ilụsọ mmadụ ọgụ ==Nkeji asụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== * Ọ bàrà mmadụ n'uzọ * Ndí ohi bàrà nwoke áhù n'uzọ ===Mkpọpụta=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://www.dictionary.com/browse/attack attack] sdjt5tk2j3mgdtx4j1c13lm7blt1kax 66175 66169 2026-08-22T16:57:48Z Joybestim 1017 Created new entry 66175 wikitext text/x-wiki '''ịbá mmadụ''' =Nkọwa= bụ iwakpọ mmadụ maọbụ ilụsọ mmadụ ọgụ ==Nkeji asụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== * Ọ bàrà mmadụ n'uzọ * Ndí ohi bàrà nwoke áhù n'uzọ ===Mkpọpụta=== https://commons.wikimedia.org/wiki/File:Ig-ịbá_mmadụ.ogg =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://www.dictionary.com/browse/attack attack] tijne7rs2dqwz8uqtawmmwe2yt13gcr 66176 66175 2026-08-22T17:15:03Z Joybestim 1017 66176 wikitext text/x-wiki '''ịbá mmadụ''' =Nkọwa= bụ iwakpọ mmadụ maọbụ ilụsọ mmadụ ọgụ ==Nkeji asụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== * Ọ bàrà mmadụ n'uzọ * Ndí ohi bàrà nwoke áhù n'uzọ ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-ịbá mmadụ.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://www.dictionary.com/browse/attack attack] 4yp7r32yl1j6c1fk3gqnhi02euoc2mo ịdàjụ̀ 0 8542 66164 2026-08-22T14:01:21Z Uju123 1025 Jiri ''''ịdàjụ̀''' ==Nkọwa== Nke a bụ nke a na-ejikarị ibelata, ịda, ma ọ bụ ịda mba ==Nkèjiasụsụ== Ngwaa ==Omumatu== Ọ jụrụ ịnakwere òkù ha. ==Mkpoputa== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee==' kere ihü 66164 wikitext text/x-wiki '''ịdàjụ̀''' ==Nkọwa== Nke a bụ nke a na-ejikarị ibelata, ịda, ma ọ bụ ịda mba ==Nkèjiasụsụ== Ngwaa ==Omumatu== Ọ jụrụ ịnakwere òkù ha. ==Mkpoputa== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== lpz3c3u3mrh85p559cjw2zq80kwkls2 66174 66164 2026-08-22T14:21:44Z Uju123 1025 66174 wikitext text/x-wiki '''ịdàjụ̀''' ==Nkọwa== Nke a bụ nke a na-ejikarị ibelata, ịda, ma ọ bụ ịda mba ==Nkèjiasụsụ== Ngwaa ==Omumatu== Ọ jụrụ ịnakwere òkù ha. ==Mkpoputa== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ==Bekee== https://www.merriam-webster.com/dictionary/decline ==Hausa== mtgicg6ayirqemm3uw3749mysgsqoob ịgàhiè 0 8543 66165 2026-08-22T14:02:44Z Kenist Tory 2112 Jiri ''''ịgàhiè''' ==Nkọwa== ime ihe n'ụzọ na-ezighi ezi, ịchọ ịnụ ihe ma ọ bụ ime ihe sitere n'amaghị ama. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== Ọ dị mma ikweta na ị gahièrè ihe. Biko gbaghara m, ọ bụ ịgàhiè. ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/make-a-mistake to make a mistake] [[Òtù:ngwaa]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]' kere ihü 66165 wikitext text/x-wiki '''ịgàhiè''' ==Nkọwa== ime ihe n'ụzọ na-ezighi ezi, ịchọ ịnụ ihe ma ọ bụ ime ihe sitere n'amaghị ama. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== Ọ dị mma ikweta na ị gahièrè ihe. Biko gbaghara m, ọ bụ ịgàhiè. ===Mkpọpụta=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/make-a-mistake to make a mistake] [[Òtù:ngwaa]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 0nt2wzxhqbc3yuksde7yc61r3joftvq ezìndụ̀ 0 8544 66166 2026-08-22T14:03:53Z Youngman2024 1024 Created new entry 66166 wikitext text/x-wiki '''Ezindu''' '''Nkọwa''' Ezindu bụ omume ma ọ bụ usoro mmadụ si egosi nkwanye ùgwù, ịdị n'otu, na mmekọrịta ọma n'etiti ndị mmadụ n’ezinụlọ ma ọ bụ n’obodo. Ọ na-egosi na mmadụ maara uru ọ bara ịbụ onye obodo ma na-akwanyere ndị ọzọ ùgwù. '''Nkejiasụsụ''' Aha '''Ọmụmaatụ''' Nwoke ahụ biri ezindụ '''Mkpọpụta''' '''Ntụgharị n'asụsụ ọzọ''' '''Bekee''' [https://www.merriam-webster.com/dictionary/good%20life Good Life] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Igbo Wiktionary Project]] 251ubz7a3zfbfadip7wf1fyk9j1mhcv 66168 66166 2026-08-22T14:05:29Z Youngman2024 1024 Created new entry 66168 wikitext text/x-wiki '''Ezindu''' '''Nkọwa''' Ezindu bụ omume ma ọ bụ usoro mmadụ si egosi nkwanye ùgwù, ịdị n'otu, na mmekọrịta ọma n'etiti ndị mmadụ n’ezinụlọ ma ọ bụ n’obodo. Ọ na-egosi na mmadụ maara uru ọ bara ịbụ onye obodo ma na-akwanyere ndị ọzọ ùgwù. '''Nkejiasụsụ''' Aha '''Ọmụmaatụ''' Nwoke ahụ biri ezindụ '''Mkpọpụta''' '''Ntụgharị n'asụsụ ọzọ''' '''Bekee''' [https://www.merriam-webster.com/dictionary/good%20life Good Life] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 1q1f8gy25i8wwebqp6c4pzb6qdi7cvl ịlụ̀ ọgụ̀ 0 8545 66170 2026-08-22T14:09:34Z Chigozirim2005 1250 Jiri ''''ịlụ̀ ọgụ̀''' ==Nkọwa== bu ịbanye ma ọ bụ iso mmadụ ọzọ see okwu n’ike ===Nkejiasụsụ=== ngwáá ===Ọmụma atụ=== achọghị m ịlụ ọgụ ===Mkpọputa=== [[File:Ta-ịlụ ọgụ.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://www.merriam-webster.com/dictionary/fight to fight]' kere ihü 66170 wikitext text/x-wiki '''ịlụ̀ ọgụ̀''' ==Nkọwa== bu ịbanye ma ọ bụ iso mmadụ ọzọ see okwu n’ike ===Nkejiasụsụ=== ngwáá ===Ọmụma atụ=== achọghị m ịlụ ọgụ ===Mkpọputa=== [[File:Ta-ịlụ ọgụ.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://www.merriam-webster.com/dictionary/fight to fight] 0wbajp7vptst8jgwumk2xma7xy6q39u 66173 66170 2026-08-22T14:12:24Z Chigozirim2005 1250 66173 wikitext text/x-wiki '''ịlụ̀ ọgụ̀''' ==Nkọwa== bu ịbanye ma ọ bụ iso mmadụ ọzọ see okwu n’ike ===Nkejiasụsụ=== ngwáá ===Ọmụma atụ=== achọghị m ịlụ ọgụ ===Mkpọputa=== [[File:Ta-ịlụ ọgụ.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://www.merriam-webster.com/dictionary/fight to fight] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] g6p3hlb40br823qndm5ej6icnyoaytr enwèghì 0 8546 66171 2026-08-22T14:11:48Z Nwanna glory 2115 Created new entry 66171 wikitext text/x-wiki '''enweghi''' ==Nkọwa== bu ngbe owegi ihe mmadu were Ọ bụ mgbe mmadụ na-enweghị ihe ọ bụla ma ọ naghị enwe ike inweta ihe ọ chọrọ n'ihi enweghị ihe ọ chọrọ. ==Nkejiasusu== Ngwaa ==Omumaatu== Enweghị ọrụ na-ebute ịda ogbenye na ịda mbà n'obi Mmadụ nwere ike ime mpụ n'ihi enweghị ego =Ntugari n'asusu ozo= ===Bekee=== Lack or absence ===Hausa=== Rashin [[Otu:aha]] [[Otu:igbo Wiktionary project 2.0]] 19lpaxgivnfe9a208phawqijficpj49 ịmụtà ihè 0 8547 66172 2026-08-22T14:12:13Z Kulest 1018 Created new entry 66172 wikitext text/x-wiki '''Ịmụtà ihè''' =Nkọwa= bụ usoro mmadụ si enweta ihe ọmụma, nka, omume, ma ọ bụ nghọta ọhụrụ site n’ịgụ akwụkwọ, ịmụ ihe, ịhụ ihe, ịnụ ihe, ime omume, ma ọ bụ site n’ahụmahụ. '''Name''' ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== Mgbe nwa akwụkwọ mụtara otú e si eme photosynthesis, ọ nwetala ihe ọmụma ọhụrụ—nke ahụ bụ ịmụta ihe. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-ịmụtà ihè.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== to learn something l6rmhwjxsyg0mpnjywf1pybq9kg6ams Adimiche 0 8548 66177 2026-08-22T17:32:20Z ~2026-45835-70 2116 Jiri ''''Adimiche''' ==Nkowa== Okwu n'egosiputa ihe di iche nyere mmadù,anúmanù maóbù ihe ===Nkejiasusu=== Aha ===Omumaatu=== *Ozióma pùrù iche n'ime ùmù nne ya *Agwa Adaku pùrù iche n'ezinaulo ha *Oji Chizoba pùrù iche n'ebe ndi enyi ya nóó' kere ihü 66177 wikitext text/x-wiki '''Adimiche''' ==Nkowa== Okwu n'egosiputa ihe di iche nyere mmadù,anúmanù maóbù ihe ===Nkejiasusu=== Aha ===Omumaatu=== *Ozióma pùrù iche n'ime ùmù nne ya *Agwa Adaku pùrù iche n'ezinaulo ha *Oji Chizoba pùrù iche n'ebe ndi enyi ya nóó 9vfflrdapu26esyks9dmn8hfkq6b8rq ịsà ákwà̀ 0 8549 66178 2026-08-22T18:59:30Z Joybestim 1017 Created new entry 66178 wikitext text/x-wiki '''ịsà ákwà̀''' ==Nkọwa== bụ usoro iji mmiri, ncha, na aka maọbụ igwe na-ehicha unyi, ntụpọ, na isi ọjọọ dị n'uwe ma ọ bụ ihe e ji ákwà rụọ. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== * Nne m gara ịsa ákwà * Ihe ọ rụrụ bụ ịsa ákwà taa ===Mkpopụta=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== o6obdaong7c9gkvq74gt33o04rvg97m 66179 66178 2026-08-22T19:46:02Z Joybestim 1017 66179 wikitext text/x-wiki '''ịsà ákwà̀''' ==Nkọwa== bụ usoro iji mmiri, ncha, na aka maọbụ igwe na-ehicha unyi, ntụpọ, na isi ọjọọ dị n'uwe ma ọ bụ ihe e ji ákwà rụọ. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== * Nne m gara ịsa ákwà * Ihe ọ rụrụ bụ ịsa ákwà taa ===Mkpopụta=== [[File:Ig-ịsà ákwà̀.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[https://www.nbcnews.com/select/shopping/how-to-clean-clothes-rcna154565 To wash clothes]] [[Otu: wiktionary project 2.0]] m3yz049uksnr8lih98dz1w36qx0uqkq