Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.16
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
afọ ọhụrụ
0
8605
66266
2026-08-24T14:27:38Z
Joybestim
1017
Created new entry
66266
wikitext
text/x-wiki
'''afọ̀ ọhụrụ̀'''
=Nkọwa=
bụ mmalite afọ ọzọ mgbe afọ gara aga gwụsịrị.
==Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
* Anyị na-eme emume afọ ọhụrụ kwa afọ
* Anyị gara ụka n'ubochi afọ ọhụrụ
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-afọ ọhụrụ.ogg|Ig-afọ_ọhụrụ]]
===Bekee===
[[https://www.dictionary.com/browse/new-year?q=new%20year new year]]
[[Otú:Igbo Wiktionary project 2.0]]
te39phsxqg6y230g84mm8aj5ut4l9xl
66267
66266
2026-08-24T14:28:32Z
Joybestim
1017
66267
wikitext
text/x-wiki
'''afọ̀ ọhụrụ̀'''
=Nkọwa=
bụ mmalite afọ ọzọ mgbe afọ gara aga gwụsịrị.
==Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
* Anyị na-eme emume afọ ọhụrụ kwa afọ
* Anyị gara ụka n'ubochi afọ ọhụrụ
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-afọ ọhụrụ.ogg|Ig-afọ_ọhụrụ]]
===Bekee===
[[https://www.dictionary.com/browse/new-year?q=new%20year new year]]
[[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]
qwpllhk3h7s4bj1zsufoaych5vchxlj
ịnyefè
0
8606
66268
2026-08-24T14:43:21Z
Joybestim
1017
Created new entry
66268
wikitext
text/x-wiki
'''ịnyefè'''
=Nkọwa=
bụ ịbugharị maọbụ inyefe ihe n’aka onye ọzọ, ya bụ, ime ka ihe si n’aka otu onye gaa n’aka onye ọzọ.
==Nkejiasụsụ==
Ngwaa
===Ọmụmatụ===
* Ọ nyefere ego na-aka nne ya
* Aga m enyefe ya Akwụkwọ ahụ
===Mkpopụta===
[[File:Ig-ịnyefè.ogg]]
===Bekee===
[[https://www.dictionary.com/browse/transfer?q=to%20transfer&noredirect=true&mismatchType=infinitive-transformation to transfer]]
[[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]
d6774lpkq9d9xl3qsq0xygzazn2s9l2
ịnọ̀gidè
0
8607
66269
2026-08-25T07:07:59Z
Joybestim
1017
Created new entry
66269
wikitext
text/x-wiki
'''ịnọ̀gidè'''
=Nkọwa=
bụ ịga n’ihu ịnọ n’otu ebe maọbụ n’otu ọnọdụ; ịghara ịpụ maọbụ ịghara ịgbanwe ọnọdụ.
==Nkejiasụsụ==
Ngwaa
===Ọmụmatụ===
* Ọ nọgidere n'ụlọ n'ihi na mmírí na-ezo
* Há nọgidere ebe áhụ rụọ taa
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-ịnọ̀gidè.ogg]]
===Bekee===
[[https://www.dictionary.com/browse/remain?q=to%20remain&noredirect=true&mismatchType=infinitive-transformation to remain]]
[[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]
2o65mfhi6prok7zuxipjtmzmg3kyei1