Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.17
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
ama-egwuregwu
0
1844
66300
66265
2026-08-27T21:03:43Z
Ozims Divine
1011
66300
wikitext
text/x-wiki
'''amà egwuregwù'''
[[Usòrò:Cairo International Stadium.jpg|thumb|right|ama egwuregwu]]
=Nkọwa=
bụ aha ebe a na-egwuri-egwu di iche-iche di ka, igba egwu, igba mgba, igba bọọlu, dirigawazia, ma ọ bụ, ebe ndi obodo na-enwe ogbakọ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
* Ụmu agbọghọ na-agba egwu n' amà egwuregwù anyi
* Onye nkuzi kpọpụtara ụmụ akwụkwọ anyi nile n’amà egwuregwù.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-amà egwuregwù.ogg]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wiktionary.org/wiki/playground playground]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Igbo_Wiktionary_Project_2.0]]
e3xq116vd6dxy2rnspkst9drhcaq4yd
Awka
0
8554
66294
66189
2026-08-27T16:37:46Z
Anastesia chi
1012
Anastesia chi moved page [[Eze-ogu]] to [[Awka]]: Misspelled title
66189
wikitext
text/x-wiki
'''Awka'''
==Nkọwa==
bụ isi obodo Anambra Steeti,nke dị na Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa.
==Nkejiasụsụ==
aha
==Ọmụma atụ==
awka bụ isi obodo Anambra Steeti.
==Mkpọpụta==
[[File:Ig-Awka.ogg|Ig-Awka]]
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/Awka Awka]
===Hausa===
[https://ha.wikipedia.org/wiki/Awka Awka]
[[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]
fmp37woz7df38kvjfoj4btdb5oj5810
amamihè mmadụ̀
0
8604
66302
66264
2026-08-27T21:07:51Z
Ozims Divine
1011
66302
wikitext
text/x-wiki
'''amamihè mmadụ̀ '''
==Nkọwa==
bụ onyinye Chineke nyere mmadụ inwe ezi ọgụgụ isi, echiche tọọrọ atọ na ncheta zuru oke.
==Nkejiasụsụ==
Aha
==Ọmụmaatụ==
*Onye isi Solomon nwere amamihè mmadụ̀
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-amamihè mmadụ̀.ogg]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/Wisdom Wisdom]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Igbo_Wiktionary_Project_2.0]]
e1l4zyj7a8noc7y5z8ycu2t258xclhp
amà akwụkwọ̀
0
8611
66301
66283
2026-08-27T21:05:28Z
Ozims Divine
1011
66301
wikitext
text/x-wiki
''' amà akwụkwọ̀'''
==Nkọwa==
bụ ebe ụmụaka na-ezukọta iji mụta ihe ma na-akpakọrịta.
==Nkejiasụsụ==
Aha
===Ọmụmaatụ===
*a na-edebe amà akwụkọ̀ anyị ọcha mgbe niile.
*Ha kụrụ okooko osisi mara mma n'amà akwụkwọ̀ anyị.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-amà akwụkwọ̀.ogg]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/School School]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Igbo_Wiktionary_Project_2.0]]
crr3m2s4piwe56ibhnix168n9s1czhq
azụ̀mahịà mbà
0
8612
66303
66288
2026-08-27T21:09:35Z
Ozims Divine
1011
66303
wikitext
text/x-wiki
''' azụ̀mahịà mbà'''
[[File:Wofai Samuel Moderating for Global Trade Review.jpg|thumb|Wofai Samuel Moderating for Global Trade Review]]
==Nkọwa==
bụ mgbanwe isi obodo, ngwongwo, na ọrụ n'ofe ókèala mba ụwa.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
*azụ̀mahịà mbà na-ewulite akụnaụba mba maọ bụ obodo.
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-azụ̀mahịà mbà.ogg]]
==Olumba==
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/International_trade International Trade]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Igbo_Wiktionary_Project_2.0]]
1r80hbl9fd7ltbwurfsw7k5mojm9zsi
ebè ọmụmụ̀
0
8613
66304
66289
2026-08-27T21:11:25Z
Ozims Divine
1011
66304
wikitext
text/x-wiki
''' ebè ọmụmụ̀'''
==Nkọwa==
bụ ebe ndị mmadụ na-ezukọta iji mụta ihe ma melite ihe ọmụma.
==Nkejiasụsụ==
Aha
===Ọmụmaatụ===
*ebè ọmụmụ̀ anyị bụ ụlọ akwụkwọ
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-ebè ọmụmụ̀.ogg]]
===Olumba===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/School School]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Igbo_Wiktionary_Project_2.0]]
0qcfty1p06hehvg237w0pp5wi6ono9d
egò ụlọ̀
0
8614
66305
66290
2026-08-27T21:13:55Z
Ozims Divine
1011
66305
wikitext
text/x-wiki
''' egò ụlọ̀'''
==Nkọwa==
bụ ego a kapịrị ọnụ maka ịkwụ ụgwọ ụlọ.
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
* Papa Oluchi bịara a na anyị egò ụlọ̀
==Mkpọpụta==
[[File:Ig-egò ụlọ̀.ogg]]
==Olumba==
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/Renting#Rental_agreements Rental agreement]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Igbo_Wiktionary_Project_2.0]]
36ovogxjoylb2pyuy8h6gp3vm7ak6s8
Eze-ogu
0
8616
66295
2026-08-27T16:37:46Z
Anastesia chi
1012
Anastesia chi moved page [[Eze-ogu]] to [[Awka]]: Misspelled title
66295
wikitext
text/x-wiki
#KÚFÙ [[Awka]]
6iampj0k8wyzgsp8k0yaz3fjcur81l6
Nsukka
0
8617
66296
2026-08-27T17:10:05Z
Anastesia chi
1012
Created new entry
66296
wikitext
text/x-wiki
'''Nsukka'''
=Nkọwa=
bụ otu n’ime obodo ndị dị na Enugwu Steeti, Naịjirịa. Ọ bụkwa aha mpaghara ọchịchị ime obodo (LGA) na aha obodo a ma ama.
==Nkejiasụsụ==
Aha
===Ọmụmatụ===
*Nne m bụ onye Nsụkka.
*A gara m ezumike n'Nsụkka
===Mkpọpụta===
[[File:Ig-Nsukka.ogg|Ig-Nsukka]]
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/Nsukka Nsukka]
[[Òtù:Aha]]
[[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]]
kwkl2k68fcnby2jb40t9xmdrlayvpl7
Ihiala
0
8618
66297
2026-08-27T17:35:36Z
Anastesia chi
1012
Created new entry
66297
wikitext
text/x-wiki
'''Ihiala'''
=Nkọwa=
bụ obodo dị n'ime Anambra Steeti
===Nkejiasụsụ===
Aha
===Ọmụmatụ===
* Ihiala bụ obodo eji ofe ede mara
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q33578 (ibo)-Chinwoke 01-Ihiala.wav|LL-Q33578_(ibo)-Chinwoke_01-Ihiala]]
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/Ihiala Ihiala]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]]
m8302zwwmmcu48s9lmtgdhnc9guvrk1
Ogoja
0
8619
66298
2026-08-27T17:47:08Z
Anastesia chi
1012
Created new entry
66298
wikitext
text/x-wiki
'''Ogoja'''
=Nkọwa=
bụ obodo dị na rivers Steeti
==Nkejiasụsụ==
Aha
===Ọmụmatụ===
Ana enweta ihe oriri nke ọma na Ogoja
===Mkpọpụta===
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/Ogoja Ogoja]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]]
lvmv4e6t2l9dpy4v49an70zak6tj2eb
66299
66298
2026-08-27T17:50:03Z
Anastesia chi
1012
/* Mkpọpụta */
66299
wikitext
text/x-wiki
'''Ogoja'''
=Nkọwa=
bụ obodo dị na rivers Steeti
==Nkejiasụsụ==
Aha
===Ọmụmatụ===
Ana enweta ihe oriri nke ọma na Ogoja
===Mkpọpụta===
[[File:LL-Q1860 (eng)-GideonEkam-Ogoja.wav]]
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
[https://en.wikipedia.org/wiki/Ogoja Ogoja]
[[Òtù:aha]]
[[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]]
6ra6k2zta3tuv1z44xs2c846c3vn27s