Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.17 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Aba 0 8556 66371 66191 2026-08-30T10:18:40Z Chinemeremprince 528 /* Nkọwa */ 66371 wikitext text/x-wiki '''Aba''' ==Nkọwa== bụ obodo dị na Abia Steeti, n’ọwụwa anyanwụ Naịjirịa. ===Nkejiasụsụ=== aha ===Ọmụma atụ=== Aba bu obodo mara mma ===Mkpọpụta=== [[File:Aba in sound.ogg|Aba_in_sound]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Aba,_Nigeria Aba] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] fj2tlwmznz5txguzjtsuzb4smorj29a Onyè ntụgharị̀ asụsụ̀ 0 8590 66372 66240 2026-08-30T10:19:22Z Chinemeremprince 528 66372 wikitext text/x-wiki '''onyè ntụgharị̀ asụsụ̀''' ===Nkọwa=== bụ ọkachamara nke na-agbanwe okwu ederede site n'otu asụsụ gaa na asụsụ ọzọ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụmatụ=== *Onyè ntụgharị asụsụ ahụ nwere ezigbo ụlọ *Nna Emeka bụ onyè ntụgharị asụsụ ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Onyè ntụgharị̀ asụsụ̀.ogg|thumb|Ig-Onyè ntụgharị̀ asụsụ̀]] ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Translator Translator] [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] k5xb7z9ehwxii7p6r3psz9ftzqwv984 ịgà n'ihù 0 8620 66359 66308 2026-08-30T08:35:53Z Kelly Mary 1138 66359 wikitext text/x-wiki '''ịga n'ịhụ''' =Nkọwa= Bu usoro mmadụ gbasoro hara ịkwụsị ihe ọ na-eme n'etiti ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== * Ịga n'ịhụ n'ihe gbasara nkuzi mọfọlọji ===Mkpọpụta=== [[file: Ig-ịgà n'ihù.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/proceed proceed] [[Òtù:Ngwaa]] [[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0 ]] 4hotn27yvi15q9a4qq1qgtfj047ob9g onyè nàakpụ̀ ntutù 0 8621 66368 66321 2026-08-30T08:56:09Z Kelly Mary 1138 66368 wikitext text/x-wiki '''onyè nàakpụ̀ ntutù''' [[[[File:A Ghanaian Barber 8.jpg|thumb|A Ghanaian Barber 8]]]] ==Nkọwa== bụ onye ọrụ ya bụ ilekọta, idozi na ime ka ntutu mmadụ maa mma. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== * Aga m aga na-nke onyè nàakpụ̀ ntutù ==Mkpọpụta== [[file:Ig-onyè nàakpụ̀ ntutù.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Barber barber] [[òtù:aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 662o1ckao5esnzdzpdwa0g6pqxrsyuv onyè nàakpà akwà 0 8623 66369 66324 2026-08-30T08:58:19Z Kelly Mary 1138 66369 wikitext text/x-wiki '''onyè nàakpà akwà''' ==Nkọwa== bụ onye na-ejikọta eriri ọnụ n’usoro iji mepụta ihe a na-eji akwa uwe ma ọ bụ ihe ndị ọzọ. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Nne m bụ onyè nàakpà akwà onyè nàakpà akwà bị n'ụlọ anyị ==Mkpọpụta== [[file:Ig-onyè nàakpà akwà.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/weaver Weaver] [[Otú:aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 6yxns66eup2pgolcul46zzint9uid6w onyè nàakwọ̀ ụgbọ̀alà 0 8624 66358 66325 2026-08-30T08:15:08Z Kelly Mary 1138 66358 wikitext text/x-wiki '''onyè nàakwọ̀ ụgbọ̀alà''' bụ onye nwere ọrụ ịchịkwa ụgbọala mgbe ọ na-agba n'uzo, site n’iji steering, brake, accelerator na ihe ndị ọzọ dị n’ime ya, iji buru onwe ya ma ọ bụ ndị ọzọ gaa ebe ha na-aga n’enweghị nsogbu. ==Nkọwa== ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Ikenna bụ onyè nàakwọ̀ ụgbọ̀alà ńnà yá ịga achọ onyè nàakwọ̀ ụgbọ̀alà ga-akwoga anyị Enugu ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/driver driver] [[Otú: Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 4xgzimdb0dkvg79paw6papm3m5n5hhy 66367 66358 2026-08-30T08:54:48Z Kelly Mary 1138 66367 wikitext text/x-wiki '''onyè nàakwọ̀ ụgbọ̀alà''' bụ onye nwere ọrụ ịchịkwa ụgbọala mgbe ọ na-agba n'uzo, site n’iji steering, brake, accelerator na ihe ndị ọzọ dị n’ime ya, iji buru onwe ya ma ọ bụ ndị ọzọ gaa ebe ha na-aga n’enweghị nsogbu. ==Nkọwa== ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Ikenna bụ onyè nàakwọ̀ ụgbọ̀alà ńnà yá ịga achọ onyè nàakwọ̀ ụgbọ̀alà ga-akwoga anyị Enugu ==Mkpọpụta== [[file:Ig-onyè nàakwọ̀ ụgbọ̀alà.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/driver driver] [[Otú: Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] t4y5wktda41v9e29wr04udhz3vi4nzs onyè nàerè akwụkwọ̀ 0 8629 66331 2026-08-29T12:57:10Z Kelly Mary 1138 Jiri ''''onyè nàerè akwụkwọ̀''' ==Nkọwa== bụ onye ọrụ ya bụ ịzụ ma na-erekwa akwụkwọ iji nweta ego. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàerè akwụkwọ̀ ebe a bụ nwatakịrị onyè nàerè akwụkwọ̀ ahụ enweghị nsọpụrụ ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú: Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]' kere ihü 66331 wikitext text/x-wiki '''onyè nàerè akwụkwọ̀''' ==Nkọwa== bụ onye ọrụ ya bụ ịzụ ma na-erekwa akwụkwọ iji nweta ego. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàerè akwụkwọ̀ ebe a bụ nwatakịrị onyè nàerè akwụkwọ̀ ahụ enweghị nsọpụrụ ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú: Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 8ptqyamur655lr6zjeh3apd84f3i0dw 66332 66331 2026-08-29T13:06:04Z Kelly Mary 1138 66332 wikitext text/x-wiki '''onyè nàerè akwụkwọ̀''' ==Nkọwa== bụ onye ọrụ ya bụ ịzụ ma na-erekwa akwụkwọ iji nweta ego. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàerè akwụkwọ̀ ebe a bụ nwatakịrị onyè nàerè akwụkwọ̀ ahụ enweghị nsọpụrụ ==Mkpọpụta== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/bookseller bookseller] [[Otú: Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] hjo0tys3vypn6t8wfyvxksjkh4egahe 66364 66332 2026-08-30T08:49:38Z Kelly Mary 1138 66364 wikitext text/x-wiki '''onyè nàerè akwụkwọ̀''' ==Nkọwa== bụ onye ọrụ ya bụ ịzụ ma na-erekwa akwụkwọ iji nweta ego. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàerè akwụkwọ̀ ebe a bụ nwatakịrị onyè nàerè akwụkwọ̀ ahụ enweghị nsọpụrụ ==Mkpọpụta== [[file:Ig-onyè nàerè akwụkwọ̀.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/bookseller bookseller] [[Otú: Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 8k3hkup414hbrz1chlkhed7sfs5k6hw onyè nàerè nrì 0 8630 66333 2026-08-29T13:16:07Z Kelly Mary 1138 Jiri '''' onyè nàerè nrì''' ==Nkọwa== ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== nkechi bụ onyè nàerè nrì n'ụlọ anyị Lee Onye ahụ gbasiri onyè nàerè nrì ọgụ maka na nri ya adịghị ụtọ ==Mkpọpụta== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]' kere ihü 66333 wikitext text/x-wiki ''' onyè nàerè nrì''' ==Nkọwa== ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== nkechi bụ onyè nàerè nrì n'ụlọ anyị Lee Onye ahụ gbasiri onyè nàerè nrì ọgụ maka na nri ya adịghị ụtọ ==Mkpọpụta== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] r4ysq4c2u68asqdgu25dfnuwra33tu8 66334 66333 2026-08-29T13:29:50Z Kelly Mary 1138 66334 wikitext text/x-wiki ''' onyè nàerè nrì''' ==Nkọwa== bụ onye na-esi ihe oriri dị iche iche ndị mmadụ na-eri iji nweta ego ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== nkechi bụ onyè nàerè nrì n'ụlọ anyị Lee Onye ahụ gbasiri onyè nàerè nrì ọgụ maka na nri ya adịghị ụtọ ==Mkpọpụta== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] d5i2prd4lcipsyzc63ucc1hcuyigxa2 66365 66334 2026-08-30T08:50:57Z Kelly Mary 1138 66365 wikitext text/x-wiki ''' onyè nàerè nrì''' ==Nkọwa== bụ onye na-esi ihe oriri dị iche iche ndị mmadụ na-eri iji nweta ego ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== nkechi bụ onyè nàerè nrì n'ụlọ anyị Lee Onye ahụ gbasiri onyè nàerè nrì ọgụ maka na nri ya adịghị ụtọ ==Mkpọpụta== [[file:Ig-onyè nàerè nrì.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] r0gsaxpaog4nwquxdzhjn8zq85luae5 66370 66365 2026-08-30T09:06:08Z Kelly Mary 1138 66370 wikitext text/x-wiki ''' onyè nàerè nrì''' ==Nkọwa== bụ onye na-esi ihe oriri dị iche iche ndị mmadụ na-eri iji nweta ego ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== nkechi bụ onyè nàerè nrì n'ụlọ anyị Lee Onye ahụ gbasiri onyè nàerè nrì ọgụ maka na nri ya adịghị ụtọ ==Mkpọpụta== [[file:Ig-onyè nàerè nrì.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/foodseller foodseller] [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] b7rkd750ddmt98g9h402j0d8duckgf9 isì ezinụlọ̀ 0 8631 66335 2026-08-29T17:49:41Z Kulest 1018 Created new entry 66335 wikitext text/x-wiki '''Ịsì ezinụlọ̀''' ==Nkọwa== bụ onye bụ onye ndu ma ọ bụ onye na-elekọta ezinụlọ. Ọ na-ahụ maka ọdịmma, nchekwa, na mkpa ndị ezinụlọ ya. ==Nkejiasụsụ== Nkejiokwu aha ==Ọmụma atụ== ==Mkpọpụta== [[File:Ig-isì ezinụlọ̀.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 7tflt7xwa27zr1sadwijyg7dagrf8zq Akụ̀naụbà obodò 0 8632 66336 2026-08-29T18:20:49Z Kulest 1018 Created new entry 66336 wikitext text/x-wiki '''Akụ̀naụbà obodò''' ==Nkọwa== ọ bụ ihe ndị obodo nwere nke na-enyere aka n’ịkwalite ndụ na mmepe obodo. ==Nkejiasụsụ== okwu jikọtara ọnụ ==Ọmụma atụ== Ala – a na-eji ya akọ ihe ma wuo ụlọ. Mmiri – a na-eji ya aṅụ, akụ azụ ma na-emepụta ihe. Ọhịa – na-enye osisi, mkpụrụ osisi na ihe ndị ọzọ. Mmanụ ala – bụ nnukwu akụ̀ na ụba Nigeria. Coal (kol) – bụkwa ihe ndị e nwere ike iji nweta ume. Ndị mmadụ – nka, ọrụ na ihe ọmụma ha bụ akụ̀ dị mkpa. Ọla dị iche iche – dịka ọlaedo, limestone na tin. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Akụ̀naụbà obodò.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] dthjngz5o3wjt6yb9fzk4ovziv1fvey 66337 66336 2026-08-29T18:23:31Z Kulest 1018 Created new entry 66337 wikitext text/x-wiki '''Akụ̀naụbà obodò''' ==Nkọwa== ọ bụ ihe ndị obodo nwere nke na-enyere aka n’ịkwalite ndụ na mmepe obodo. ==Nkejiasụsụ== okwu jikọtara ọnụ ==Ọmụma atụ== Ala – a na-eji ya akọ ihe ma wuo ụlọ. Mmiri – a na-eji ya aṅụ, akụ azụ ma na-emepụta ihe. Ọhịa – na-enye osisi, mkpụrụ osisi na ihe ndị ọzọ. Mmanụ ala – bụ nnukwu akụ̀ na ụba Nigeria. Coal (kol) – bụkwa ihe ndị e nwere ike iji nweta ume. Ndị mmadụ – nka, ọrụ na ihe ọmụma ha bụ akụ̀ dị mkpa. Ọla dị iche iche – dịka ọlaedo, limestone na tin. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Akụ̀naụbà obodò.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Local economy [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] jiwvo8lf5qbmh74pdhs18qenitxgca0 onye isì ụlọ̀ akwụkwọ̀ 0 8633 66338 2026-08-29T18:45:51Z Kulest 1018 Created new entry 66338 wikitext text/x-wiki '''Onye isì ụlọ̀ akwụkwọ̀''' ==Nkọwa== Ọ bụ onye na-ahụ maka iduzi, ịhazi, na ilekọta ihe omume niile na-eme n’ụlọ akwụkwọ. ==Nkejiasụsụ== Ahịrịokwu aha ==Ọmụma atụ== Onye isi ụlọ akwụkwọ kpọrọ ndị nkuzi ka ha bịa nzukọ. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-onye isì ụlọ̀ akwụkwọ̀.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== School Head [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] l86nsc6fz1tq4wn9i7hjuxsu68ho4dr onyè nàakụ̀ ugbò 0 8634 66339 2026-08-29T18:53:22Z Kelly Mary 1138 Jiri ''''onyè nàakụ̀ ugbò''' ==Nkọwa== bụ onye na-arụ ọrụ n’ala site n’ịkụ ihe ọkụkụ dị iche iche, dị ka ji, ọka, akpụ, akwụkwọ nri na ihe ndị ọzọ, maka nri ma ọ bụ ire ahịa. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàakụ̀ ugbò na-enwe ọtụtụ ihe oriri n'ụlọ ejike bụ onyè nàakụ̀ ugbò ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:aha]] Otú:Igbo Wiktionar...' kere ihü 66339 wikitext text/x-wiki '''onyè nàakụ̀ ugbò''' ==Nkọwa== bụ onye na-arụ ọrụ n’ala site n’ịkụ ihe ọkụkụ dị iche iche, dị ka ji, ọka, akpụ, akwụkwọ nri na ihe ndị ọzọ, maka nri ma ọ bụ ire ahịa. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàakụ̀ ugbò na-enwe ọtụtụ ihe oriri n'ụlọ ejike bụ onyè nàakụ̀ ugbò ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] b0qbkmhuiwf9hd2bgllr5rg2eqwmhsc 66340 66339 2026-08-29T18:58:08Z Kelly Mary 1138 66340 wikitext text/x-wiki '''onyè nàakụ̀ ugbò''' ==Nkọwa== bụ onye na-arụ ọrụ n’ala site n’ịkụ ihe ọkụkụ dị iche iche, dị ka ji, ọka, akpụ, akwụkwọ nri na ihe ndị ọzọ, maka nri ma ọ bụ ire ahịa. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàakụ̀ ugbò na-enwe ọtụtụ ihe oriri n'ụlọ ejike bụ onyè nàakụ̀ ugbò ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Farmer Farmer] [[Otú:aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 2anxurx3ovrv5zrwkxlx5x879id7t8n 66341 66340 2026-08-29T19:05:15Z Kelly Mary 1138 66341 wikitext text/x-wiki '''onyè nàakụ̀ ugbò''' ==Nkọwa== bụ onye na-arụ ọrụ n’ala site n’ịkụ ihe ọkụkụ dị iche iche, dị ka ji, ọka, akpụ, akwụkwọ nri na ihe ndị ọzọ, maka nri ma ọ bụ ire ahịa. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàakụ̀ ugbò na-enwe ọtụtụ ihe oriri n'ụlọ ejike bụ onyè nàakụ̀ ugbò ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Farmer Farmer] ===Hausa=== [https://www.bbc.com/hausa/news/story/2010/03/100302_foodseries_farmers famer] [[Otú:aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] qd6pkhp7kuzwp97lohsvfx0v51p5l89 66342 66341 2026-08-29T19:15:32Z Kelly Mary 1138 66342 wikitext text/x-wiki '''onyè nàakụ̀ ugbò''' ==Nkọwa== bụ onye na-arụ ọrụ n’ala site n’ịkụ ihe ọkụkụ dị iche iche, dị ka ji, ọka, akpụ, akwụkwọ nri na ihe ndị ọzọ, maka nri ma ọ bụ ire ahịa. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàakụ̀ ugbò na-enwe ọtụtụ ihe oriri n'ụlọ ejike bụ onyè nàakụ̀ ugbò ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Farmer Farmer] [[Otú:aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] tf06mvv37m57biyy8c2csq9j7lkmtka 66343 66342 2026-08-29T19:21:09Z Kelly Mary 1138 66343 wikitext text/x-wiki '''onyè nàakụ̀ ugbò''' [[[[File:Famer in cambodia.jpg|thumb|Famer in cambodia]]]] ==Nkọwa== bụ onye na-arụ ọrụ n’ala site n’ịkụ ihe ọkụkụ dị iche iche, dị ka ji, ọka, akpụ, akwụkwọ nri na ihe ndị ọzọ, maka nri ma ọ bụ ire ahịa. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàakụ̀ ugbò na-enwe ọtụtụ ihe oriri n'ụlọ ejike bụ onyè nàakụ̀ ugbò ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Farmer Farmer] [[Otú:aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 3nbyqkzkalmy46vsycplrvpv6wikmeg 66366 66343 2026-08-30T08:52:02Z Kelly Mary 1138 /* Mkpọpụta */ 66366 wikitext text/x-wiki '''onyè nàakụ̀ ugbò''' [[[[File:Famer in cambodia.jpg|thumb|Famer in cambodia]]]] ==Nkọwa== bụ onye na-arụ ọrụ n’ala site n’ịkụ ihe ọkụkụ dị iche iche, dị ka ji, ọka, akpụ, akwụkwọ nri na ihe ndị ọzọ, maka nri ma ọ bụ ire ahịa. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàakụ̀ ugbò na-enwe ọtụtụ ihe oriri n'ụlọ ejike bụ onyè nàakụ̀ ugbò ==Mkpọpụta== [[file:Ig-onyè nàakụ̀ ugbò.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Farmer Farmer] [[Otú:aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 0gx2l6xwtjktv8mnnt3gq2sn6fo1vjm akụ̀naụbà mmadụ̀ 0 8635 66344 2026-08-29T20:23:57Z Kulest 1018 Created new entry 66344 wikitext text/x-wiki '''Akụ̀naụbà mmadụ̀''' ==Nkọwa== Ọ bụ ihe ma ọ bụ akụ mmadụ nwere nke nwere uru ma nwee ike inyere ya aka n’ịrụ ndụ ya. ==Nkejiasụsụ== Nkebiokwu ke aha ==Ọmụma atụ== Anụ ụlọ na ihe ubi ==Mkpọpụta== [[File:Ig-akụ̀naụbà mmadụ̀.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Human resources [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] qwqndz6umrnvjipdifwp4wjemh0lhsp onyè nàazụ̀ azụ̀ 0 8636 66345 2026-08-29T20:27:13Z Kelly Mary 1138 Jiri ''''onyè nàazụ̀ azụ̀''' ==Nkọwa== bụ onye na-elekọta ma na-amụba azụ̀ n’ọdọ mmiri ma ọ bụ ebe a haziri maka ya, maka ire ya iji nweta ego ma ọ bụ maka oriri. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàazụ̀ azụ̀ ga-ama màkà nri azụ nke oma onyè nàazụ̀ azụ̀ nwere ike iri azụ ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]' kere ihü 66345 wikitext text/x-wiki '''onyè nàazụ̀ azụ̀''' ==Nkọwa== bụ onye na-elekọta ma na-amụba azụ̀ n’ọdọ mmiri ma ọ bụ ebe a haziri maka ya, maka ire ya iji nweta ego ma ọ bụ maka oriri. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàazụ̀ azụ̀ ga-ama màkà nri azụ nke oma onyè nàazụ̀ azụ̀ nwere ike iri azụ ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] ho7hneylfi50me5hy2t0rd3h9d7a0cs 66346 66345 2026-08-29T20:36:40Z Kelly Mary 1138 66346 wikitext text/x-wiki '''onyè nàazụ̀ azụ̀''' ==Nkọwa== bụ onye na-elekọta ma na-amụba azụ̀ n’ọdọ mmiri ma ọ bụ ebe a haziri maka ya, maka ire ya iji nweta ego ma ọ bụ maka oriri. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàazụ̀ azụ̀ ga-ama màkà nri azụ nke oma onyè nàazụ̀ azụ̀ nwere ike iri azụ ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://www.collinsdictionary.com/dictionary/english/fish-farmer fish farmer] [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 4hgjyeg6slt7g15ions6smlz7aytkm0 66363 66346 2026-08-30T08:46:29Z Kelly Mary 1138 66363 wikitext text/x-wiki '''onyè nàazụ̀ azụ̀''' ==Nkọwa== bụ onye na-elekọta ma na-amụba azụ̀ n’ọdọ mmiri ma ọ bụ ebe a haziri maka ya, maka ire ya iji nweta ego ma ọ bụ maka oriri. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== onyè nàazụ̀ azụ̀ ga-ama màkà nri azụ nke oma onyè nàazụ̀ azụ̀ nwere ike iri azụ ==Mkpọpụta== [[file:Ig-onyè nàazụ̀ azụ̀.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://www.collinsdictionary.com/dictionary/english/fish-farmer fish farmer] [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] gixncr57c6grz6hjm7vg9huk8c699lx onyè nàazụ̀ ụmụ̀ 0 8637 66347 2026-08-29T20:40:53Z Kelly Mary 1138 Jiri '''' onyè nàazụ̀ ụmụ̀''' ==Nkọwa== ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Dee ejiofor bụ onyè nàazụ̀ ụmụ̀ ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú :Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]' kere ihü 66347 wikitext text/x-wiki ''' onyè nàazụ̀ ụmụ̀''' ==Nkọwa== ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Dee ejiofor bụ onyè nàazụ̀ ụmụ̀ ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú :Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] fmx6yffjgchfg6vp2sd1r3akg8iiryl 66348 66347 2026-08-29T20:45:10Z Kelly Mary 1138 66348 wikitext text/x-wiki ''' onyè nàazụ̀ ụmụ̀''' ==Nkọwa== bụ onye na-elekọta ụmụaka, na-enye ha nri, na-ahụ maka mkpa ha, ma na-akụziri ha omume ọma na ihe ndị dị mkpa maka ndụ. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Dee ejiofor bụ onyè nàazụ̀ ụmụ̀ ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú :Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 40tqfmmw5vxjgxa7o05mk9is11tyy06 66349 66348 2026-08-29T20:55:47Z Kelly Mary 1138 66349 wikitext text/x-wiki ''' onyè nàazụ̀ ụmụ̀''' ==Nkọwa== bụ onye na-elekọta ụmụaka, na-enye ha nri, na-ahụ maka mkpa ha, ma na-ahụkwa na ha nọ n’ọnọdụ nchekwa na ahụ́ike. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Dee ejiofor bụ onyè nàazụ̀ ụmụ̀ ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/childminder child minder] [[Otú :Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 9y3bvjt5c5juxmt0gytuv0up2z212ba 66362 66349 2026-08-30T08:43:41Z Kelly Mary 1138 66362 wikitext text/x-wiki ''' onyè nàazụ̀ ụmụ̀''' ==Nkọwa== bụ onye na-elekọta ụmụaka, na-enye ha nri, na-ahụ maka mkpa ha, ma na-ahụkwa na ha nọ n’ọnọdụ nchekwa na ahụ́ike. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Dee ejiofor bụ onyè nàazụ̀ ụmụ̀ ==Mkpọpụta== [[file:Ig-onyè nàazụ̀ ụmụ̀.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/childminder child minder] [[Otú :Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] j0txah8a4mwx5y3nj7ql3axn0rn3d4b okwù mmeghè 0 8638 66350 2026-08-29T21:10:17Z Kelly Mary 1138 Jiri ''''okwù mmeghè''' ==Nkọwa== bụ okwu a na-ekwu ná mmalite ihe, dị ka mmalite okwu, mmemme, akwụkwọ, ma ọ bụ okwu ihu ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== okwù mmeghè ya mere ka ndị bịara nwee mmasị. Onye isi ụlọ akwụkwọ kwuru okwù mmeghè tupu mmemme amalite okwù mmeghè nke akwụkwọ ahụ kọwara isiokwu a nke ọma. ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:Aha]] Otú:Igbo Wiktio...' kere ihü 66350 wikitext text/x-wiki '''okwù mmeghè''' ==Nkọwa== bụ okwu a na-ekwu ná mmalite ihe, dị ka mmalite okwu, mmemme, akwụkwọ, ma ọ bụ okwu ihu ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== okwù mmeghè ya mere ka ndị bịara nwee mmasị. Onye isi ụlọ akwụkwọ kwuru okwù mmeghè tupu mmemme amalite okwù mmeghè nke akwụkwọ ahụ kọwara isiokwu a nke ọma. ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] k79juocl1c2aso9ngpacp11yprc2gyp 66351 66350 2026-08-29T21:28:35Z Kelly Mary 1138 66351 wikitext text/x-wiki '''okwù mmeghè''' ==Nkọwa== bụ okwu a na-ekwu ná mmalite ihe, dị ka mmalite okwu, mmemme, akwụkwọ, ma ọ bụ okwu ihu ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== okwù mmeghè ya mere ka ndị bịara nwee mmasị. Onye isi ụlọ akwụkwọ kwuru okwù mmeghè tupu mmemme amalite okwù mmeghè nke akwụkwọ ahụ kọwara isiokwu a nke ọma. ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/introduction introduction] [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] ibry644vjz6ljp0bhajuhl5s1x3o4c1 66361 66351 2026-08-30T08:42:08Z Kelly Mary 1138 66361 wikitext text/x-wiki '''okwù mmeghè''' ==Nkọwa== bụ okwu a na-ekwu ná mmalite ihe, dị ka mmalite okwu, mmemme, akwụkwọ, ma ọ bụ okwu ihu ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== okwù mmeghè ya mere ka ndị bịara nwee mmasị. Onye isi ụlọ akwụkwọ kwuru okwù mmeghè tupu mmemme amalite okwù mmeghè nke akwụkwọ ahụ kọwara isiokwu a nke ọma. ==Mkpọpụta== [[file:Ig-okwù mmeghè.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/introduction introduction] [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] hu5s8dnpldhgy3w0grv7pscb2xjfjmw okwù mmechì 0 8639 66352 2026-08-29T21:40:43Z Kelly Mary 1138 Jiri ''''okwù mmechì''' ==Nkọwa== bụ okwu a na-eji gosi na ihe a na-ekwu ma ọ bụ ihe a na-ede abịala na njedebe. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== nnenna nyere okwù mmechì na mmemme ahu E nwebeghi okwù mmechì n'akwụkwọ ijeoma ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]' kere ihü 66352 wikitext text/x-wiki '''okwù mmechì''' ==Nkọwa== bụ okwu a na-eji gosi na ihe a na-ekwu ma ọ bụ ihe a na-ede abịala na njedebe. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== nnenna nyere okwù mmechì na mmemme ahu E nwebeghi okwù mmechì n'akwụkwọ ijeoma ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] dctxlon68jpe2w5ju21kum7xod02kg5 66353 66352 2026-08-29T21:43:01Z Kelly Mary 1138 66353 wikitext text/x-wiki '''okwù mmechì''' ==Nkọwa== bụ okwu a na-eji gosi na ihe a na-ekwu ma ọ bụ ihe a na-ede abịala na njedebe. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== nnenna nyere okwù mmechì na mmemme ahu E nwebeghi okwù mmechì n'akwụkwọ ijeoma ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/conclusion conclusion] [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] h29uxg308q8njtx5dgmg3gq216r5i4m 66360 66353 2026-08-30T08:40:40Z Kelly Mary 1138 66360 wikitext text/x-wiki '''okwù mmechì''' ==Nkọwa== bụ okwu a na-eji gosi na ihe a na-ekwu ma ọ bụ ihe a na-ede abịala na njedebe. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== nnenna nyere okwù mmechì na mmemme ahu E nwebeghi okwù mmechì n'akwụkwọ ijeoma ==Mkpọpụta== [[file: Ig-okwù mmechì.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/conclusion conclusion] [[Otú:Aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 6pey00jwhbh1knmjw9gclnzatkfvog5 nwa akwụkwọ̀ 0 8640 66354 2026-08-29T21:57:35Z Kulest 1018 Created new entry 66354 wikitext text/x-wiki '''Nwa akwụkwọ̀''' ==Nkọwa== bụ onye na-amụ ihe n’ụlọ akwụkwọ ==Nkejiasụsụ== Okwu aha ==Ọmụma atụ== Nwa akwụkwọ na-agụ akwụkwọ. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Nwa akwụkwọ.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Student [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] tj3f7citf3dpmxr50hrsdtl3qx5f2rq onyè ọrịà 0 8641 66355 2026-08-29T22:21:58Z Kulest 1018 Created new entry 66355 wikitext text/x-wiki '''Onyè ọrịà''' ==Nkọwa== Ọ bụ onye na-arịa ọrịa ma ọ bụ onye na-adịghị ahụ ike nke ọma. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Onye ọrịa nọ n'ụlọ ọgwụ. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-Onyè ọrịà.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== patient [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] cr4cwz6r4hi4trw7u4wyd745xvt5dji onyè ọchịchị̀ 0 8642 66356 2026-08-29T22:59:04Z Kulest 1018 Created new entry 66356 wikitext text/x-wiki '''Ọnyè ọchịchị̀''' ==Nkọwa== Ọ bụ onye na-achị ma ọ bụ na-achịkwa obodo, steeti, ma ọ bụ otu ndị mmadụ. ==Nkejiasụsụ== Nkebiokwu aha ==Ọmụma atụ== Onye ọchịchị kwesịrị ịna-elekọta ọdịmma ndị obodo. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-onyè ọchịchị̀.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Politician [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 7vsdmmspa9szui5wvxiecyjgk3z13uw onyè nàazụ̀ ahịà 0 8643 66357 2026-08-29T23:19:56Z Kulest 1018 Created new entry 66357 wikitext text/x-wiki '''Onyè nàazụ̀ ahịà''' ==Nkọwa== Ọ bụ onye na-azụta ihe ma ọ bụ ngwaahịa n'aka onye na-ere ahịa. ==Nkejiasụsụ== Nkebiokwu aha ==Ọmụma atụ== Onye na-azụ ahịa zụtara akwụkwọ n’ahịa. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-onyè nàazụ̀ ahịà.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] kbcrzsi5ikz9cm5nsfb7dy1z0b1drxm