Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.17 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Ala aja 0 4325 66373 23187 2026-08-30T14:38:58Z NsirimS 2082 Added Audio Pronunciation 66373 wikitext text/x-wiki '''Ala aja''' ==Nkọwa== Ụdị ala nke nwere udidi dị nro nke sitere na ájá si na nkume ihu igwe. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== Ala aja adịghị emepụta nri nke ọma. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ala aja.ogg]] ===Olumba=== Aja uzuzu (Ufuma) * Anị aja ==Ntụgharị n'asụsu ọzọ== ===Bekee=== Sandy soil (https://en.wikipedia.org/wiki/Soil)#WikiForHumanRight2023#AnambraNetworkWikiForHumanRights2023 s5begc6p8w97b3sy67shv7be2nwntj8 Akịlu 0 8425 66374 65431 2026-08-30T14:42:15Z NsirimS 2082 Added Audio Pronunciation 66374 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Akilu mkpụrụ osi nke eji a nọchi anya ọjị Mgbe ụfọdụ n'ala Igbo. Ọ bụkwa nke a na- eji arụ ụfọdụ ọgwụga. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Akịlu.ogg]] ===Olumba=== *Agbịlụ (Imo) *ugoro(Anambra - Nnewi) *akụrụma (Imo - Owerri) *Akịili(Enugu) *Akarailu(Abịa -Abịrịba) *akarilu(Ebonyi -Afikpo) ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Bitter kola [[Category:Aha]] [[Category:Olumba Igbo project]] 3w7gyhcmxszu148rumqqjdxf1ztsgsq onyè nàakpụ̀ ntutù 0 8621 66377 66368 2026-08-30T18:42:39Z Chinemeremprince 528 66377 wikitext text/x-wiki '''onyè nàakpụ̀ ntutù''' [[File:A Ghanaian Barber 8.jpg|thumb|A Ghanaian Barber 8]] ==Nkọwa== bụ onye ọrụ ya bụ ilekọta, idozi na ime ka ntutu mmadụ maa mma. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== * Aga m aga na-nke onyè nàakpụ̀ ntutù ==Mkpọpụta== [[file:Ig-onyè nàakpụ̀ ntutù.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Barber barber] [[òtù:aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] bcfbqg2cu8ph5864ofmayrgwz3mks3b Ọlụ 0 8644 66375 2026-08-30T16:19:25Z ~2026-47409-25 2123 Created new entry 66375 wikitext text/x-wiki '''Ọlụ''' =Nkọwa= bụ obodo dị n'ime Imo steeti ==Nkejiasụsụ== Aha ===Ọmumatụ=== *Ọlụ bụ obodo mara mma *Ọlụ bụ obodo amara ama ===Mkpọpụta=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Orlu [[òtù:Aha]] [[òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]] ep92ssaf9geig9413vkotgeiwnx8adj 66376 66375 2026-08-30T16:34:35Z ~2026-47409-25 2123 /* Mkpọpụta */ 66376 wikitext text/x-wiki '''Ọlụ''' =Nkọwa= bụ obodo dị n'ime Imo steeti ==Nkejiasụsụ== Aha ===Ọmumatụ=== *Ọlụ bụ obodo mara mma *Ọlụ bụ obodo amara ama ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Ọlụ.ogg]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Orlu [[òtù:Aha]] [[òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 593fv0k0u9kcffdrjxqth254s4gop33 ịkụ̀zị̀ 0 8645 66378 2026-08-30T20:30:40Z Anastesia chi 1012 Created new entry 66378 wikitext text/x-wiki '''ịkụ̀zị̀''' =Nkọwa= bụ usoro e si akụziri mmadụ ihe ma ọ bụ amamihe ka ọ mụta ma ghọta ya nke ọma. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== *ikuzi nkuzi bụ ihe nnem na-eme ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Òtù:Ngwaa]] [[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]] aybgqoeizbch03e9342qqs2v1de4mzg ịkụ̀zì ihè 0 8646 66379 2026-08-30T20:39:04Z Anastesia chi 1012 Created new entry 66379 wikitext text/x-wiki '''ịkụ̀zì ihè''' =Nkọwa= bụ ime ka mmadụ mụta ihe ọhụrụ site n’ịkọwara ya, igosi ya, ma ọ bụ inyere ya aka ịghọta ihe. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== ịkụ̀zì ihè ọhụrụ mara mma maka ụbụrụ mmadụ ===Mkpọpụta=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Òtù:Ngwaa]] [[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 7i0sn7ewb4mpl80a01z5em761jclxqu onyè nàerè ahịà 0 8647 66380 2026-08-31T07:58:24Z Kulest 1018 Created new entry 66380 wikitext text/x-wiki '''onyè nàerè ahịà''' ==Nkọwa== Onye na-ere ahịa bụ onye na-ere ngwongwo ma ọ bụ ngwaahịa iji nweta ego ==Nkejiasụsụ== Nkebiokwu aha ==Ọmụma atụ== Onye na-ere ahịa nọ n’ ahịa ==Mkpọpụta== [[File:Ig-onyè nàerè ahịà.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Seller [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 0aieg98v1yncfrc49g62e0721wb7azx