Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.17 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk amụma 0 1850 66393 65545 2026-08-31T21:46:34Z Ozims Divine 1011 66393 wikitext text/x-wiki '''amụmà''' =Nkọwa= bụ onyinye na-enye mmadụ ohere ịhụ ihe ga-eme n’ọdịnihu. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== *amụma eburu ya metụtara agụm akwụkwọ ya. *amụma adịgboroja emewo ka obi ọtụtụ ndị kpuo ìsì. *Emeka bụ onye amụma ugha. ===Olumba=== *Igbá ámá (Owerri) *Amụma ( Anambra, Enugu, , Abịa) ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:Amụma.ogg|thumb|center|amụma]] ==Ntụghari ń asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/prophesy prophesy] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Olumba Igbo project]] [[Category: Olumba Igbo project]] [[Òtù:Igbo_Wiktionary_Project_2.0]] 6x57qchhuc4c0zxjdnj5kzhmdctp8rl azịza 0 1904 66394 65597 2026-08-31T21:51:26Z Ozims Divine 1011 66394 wikitext text/x-wiki '''Azịza''' [[Usòrò:Coconut stick broom f.jpg|thumb|right|alt=Azịza |Azịza ]] ==Nkọwa== bụ otu n'ime akụrụngwa eji ehicha ụlọ emere site n'iji osisi na ihe ndị ozọ dị iche iche mepụta ihe dịka eriri siri ike n'ọtụtụ ọnụọgu ji eriri ma ọbu ahịhịa kpokọọ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== #Ọ nwere ndị ọ bụ orụaka ya ime azịzà #A na-ere azịzà n' ahịa. #O ji azịzà wee zaa ụlọ. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Lucy-Azịza.wav|thumb|center|alt=Azịza |Azịza ]] ===Olumba=== * azịza → '''Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)''' * azịza → '''Imo(Owerri)''' * eeza → '''Enugu(Nsukka)''' * ezịza→ '''Abia(Abrịba)''' * ezịza → '''Ebonyi(Afikpo)''' ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ====Beeke==== Broom [https://en.wikipedia.org/wiki/Broom Broom] ====French==== Balais [https://www.collinsdictionary.com/dictionary/french-english/balai Broom] ====German==== Besen [https://www.collinsdictionary.com/dictionary/french-english/balai Besen] [[Òtù:aha]] [[Òtù:Igbo_Wiktionary_Project_2.0]] [[Òtù:Olumba Igbo project]] d836e964it60w1ywco2rs3ovs4gkmdu ịgàkwà 0 8626 66382 66329 2026-08-31T13:29:19Z Anastesia chi 1012 /* Mkpọpụta */ 66382 wikitext text/x-wiki '''ịgàkwà''' =Nkọwa= nke a bụ okwu n'akọwa mgbe mmadụ n'eme njem ma sị ebe ejere jekwa ebe ọzọ ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== * O kwuru okwu ịgakwa n'ebe ana ere anụ ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-ịgakwa.ogg|Ig-ịgakwa]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Òtù:Ngwaa]] [[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]] sujwbj3o45m9gi73otcehfds24aynyl ịgụ̀kọ̀ 0 8627 66385 66328 2026-08-31T13:44:09Z Anastesia chi 1012 /* Mkpọpụta */ 66385 wikitext text/x-wiki '''ịgụ̀kọ̀''' =Nkọwa= nke a bụ okwu n'akọwa mgbe mmadụ abụọ jikọrọ aka ọnụ were gụọ akwụkwọ ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== ịgụ̀kọ̀ akwụkwọ ọnụ bụ ụzọ ọmụmụ Kachasị mma ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-ịgụkọ.ogg|Ig-ịgụkọ]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[òtù:Ngwaa]] [[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]] hm0myvsdkl5szmxfh2ixuxd1xdpahfv ịgụ̀pụta 0 8628 66384 66330 2026-08-31T13:43:15Z Anastesia chi 1012 /* Mkpọpụta */ 66384 wikitext text/x-wiki '''ịgụ̀pụta''' =Nkọwa= bụ mmadụ ịgụ ihe edere n'akwụkwọ n'ụzọ ndị na ege nti ga esi were nụ ya. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== ịgụ̀pụta ihe edere n'akwụkwọ adịghị mfe ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-ịgụpụta.ogg|Ig-ịgụpụta]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[òtù:Ngwaa]] [[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]] kw2f570py25gdzei8koxuew0ekw3p5b ịkụ̀zị̀ 0 8645 66388 66378 2026-08-31T13:50:40Z Anastesia chi 1012 /* Mkpọpụta */ 66388 wikitext text/x-wiki '''ịkụ̀zị̀''' =Nkọwa= bụ usoro e si akụziri mmadụ ihe ma ọ bụ amamihe ka ọ mụta ma ghọta ya nke ọma. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== *ikuzi nkuzi bụ ihe nnem na-eme ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-ikuzi.ogg|Ig-ikuzi]] ===Olumba=== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Òtù:Ngwaa]] [[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]] c1oghwomxzfa115pco10qbksnhb1tek ịkụ̀zì ihè 0 8646 66386 66379 2026-08-31T13:48:30Z Anastesia chi 1012 /* Mkpọpụta */ 66386 wikitext text/x-wiki '''ịkụ̀zì ihè''' =Nkọwa= bụ ime ka mmadụ mụta ihe ọhụrụ site n’ịkọwara ya, igosi ya, ma ọ bụ inyere ya aka ịghọta ihe. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== ịkụ̀zì ihè ọhụrụ mara mma maka ụbụrụ mmadụ ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-ikuzi.ogg|Ig-ikuzi]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Òtù:Ngwaa]] [[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 92hnpdrgnfox3fqgj4ge35jolb35cfk 66387 66386 2026-08-31T13:49:53Z Anastesia chi 1012 /* Mkpọpụta */ 66387 wikitext text/x-wiki '''ịkụ̀zì ihè''' =Nkọwa= bụ ime ka mmadụ mụta ihe ọhụrụ site n’ịkọwara ya, igosi ya, ma ọ bụ inyere ya aka ịghọta ihe. ==Nkejiasụsụ== Ngwaa ===Ọmụmatụ=== ịkụ̀zì ihè ọhụrụ mara mma maka ụbụrụ mmadụ ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-ikuzi ihe.ogg|Ig-ikuzi_ihe]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[Òtù:Ngwaa]] [[Òtù:Igbo Wiktionary Project 2.0]] f8z1kxhs56jc0kcijhzyyfdyz98mhan onyè nàazụ̀ anụ̀ 0 8648 66381 2026-08-31T12:43:05Z Kulest 1018 Created new entry 66381 wikitext text/x-wiki '''Onyè nàazụ̀ anụ̀''' ==Nkọwa== Onye na-azụ anụ bụ onye na-azụ ma na-elekọta anụ ụlọ dịka ehi, ewu, atụrụ, ọkụkọ, ezi na ndị ọzọ, maka nri ma ọ bụ ire ha. ==Nkejiasụsụ== Akpọmokwu ==Ọmụma atụ== Onye na-azụ anụ na-elekọta ewu ya nke ọma. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-onyè nàazụ̀ anụ̀.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Shepherd [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 5uzo030v7p302eacjpneukna4n3zbrx egò akwụkwọ̀ 0 8649 66383 2026-08-31T13:40:04Z Kulest 1018 Created new entry 66383 wikitext text/x-wiki '''Egò akwụkwọ̀''' ==Nkọwa== Ego akwụkwọ bụ ego a na-akwụ ụlọ akwụkwọ maka agụmakwụkwọ nwa akwụkwọ. ==Nkejiasụsụ== Akpọmokwu ==Ọmụma atụ== Nne m akwụla ego akwụkwọ m. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-egò akwụkwọ̀.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== School fees [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 1ltg0e4altigvoob4wwwidyvpoqfoo5 egò njem̀ 0 8650 66389 2026-08-31T13:52:32Z Kulest 1018 Created new entry 66389 wikitext text/x-wiki '''Egò njem̀''' ==Nkọwa== “Ego njem” pụtara ego ụgbọ njem — ya bụ, ego a na-akwụ maka ịga njem, dịka ego ụgbọ ala, ụgbọ okporo ígwè, ma ọ bụ ụgbọ elu. ==Nkejiasụsụ== Nkebiokwu aha. ==Ọmụma atụ== Ada chịkọtara ego njem tupu ọ gawa obodo ọzọ. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-egò njem̀.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Transport fare [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] ksjsdvfmqil5cpxd6zfoeoenal0mwlg ụlọ̀ nzukọ̀ 0 8651 66390 2026-08-31T14:04:15Z Kulest 1018 Created new entry 66390 wikitext text/x-wiki '''Ụlọ̀ nzukọ̀''' ==Nkọwa== Ụlọ nzukọ bụ ebe a na-eme nzukọ, ya bụ ebe ndị mmadụ na-ezukọ iji kparịta ihe, mee mkpebi, ma ọ bụ hazie ihe omume. ==Nkejiasụsụ== nkebiokwu aha. ==Ọmụma atụ== Ndị obodo gara ụlọ nzukọ ka ha mee nzukọ. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-ụlọ̀ nzukọ̀.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Meeting hall [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 2avkj6nmnyxkz3di6uwdbopuw9qdrax okwù mmejọ̀ 0 8652 66391 2026-08-31T20:34:42Z Kenist Tory 2112 Added new entries. 66391 wikitext text/x-wiki '''Okwù mmejọ̀''' ==Nkọwa== Okwù mmejọ̀ pụtara okwu mkparị, okwu iwe, ma ọ bụ okwu ọjọọ mmadụ kwuru iji weta mwute ma ọ bụ imejọ mmadụ n'obi. ==Nkejiasụsụ== Nkọwa aha. ==Ọmụma atụ== Chika gwara m okwù mmejọ̀ ==Mkpọpụta== [[File:Okwù mmejọ̀.wav]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] t4c2imqo4w175ohbom8cifp8eiqbzdm alụ̀mọ̀ 0 8653 66392 2026-08-31T21:39:49Z Ozims Divine 1011 Jiri '''' alụ̀mọ̀''' [[File:Signing of Marriage Register 04.jpg|thumb|Images From Mr & Mrs Paul Jnr White Wedding Ceremony]] ==Nkọwa== na-ezo aka na ihe ọ bụla metụtara alụmdi na nwunye. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== *Okwu mmeghe nke di na nwunye nye ezinụlọ nke di na nwunye ahụ so na n'ime ime alụ̀mọ̀. ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Marriage Marriage]...' kere ihü 66392 wikitext text/x-wiki ''' alụ̀mọ̀''' [[File:Signing of Marriage Register 04.jpg|thumb|Images From Mr & Mrs Paul Jnr White Wedding Ceremony]] ==Nkọwa== na-ezo aka na ihe ọ bụla metụtara alụmdi na nwunye. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== *Okwu mmeghe nke di na nwunye nye ezinụlọ nke di na nwunye ahụ so na n'ime ime alụ̀mọ̀. ==Mkpọpụta== ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Marriage Marriage] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] eaekv8byp6sr7qrupr3nnde62ukjoo3 Okwù nkwanyè 0 8654 66395 2026-09-01T08:58:40Z Kenist Tory 2112 Added new entries. 66395 wikitext text/x-wiki '''Okwù nkwanyè''' ==Nkọwa== Okwù nkwanyè pụtara okwu e ji amata mmadụ, na-asọpụrụ ya, ma ọ bụ na-enye ya ugwu. ==Nkejiasụsụ== Mkpọaha mmeju ==Ọmụma atụ== "Gwa nna gị okwu nkwanye ugwu mgbe ọ bụla ọ na-atụrụ gị dọkị." ==Mkpọpụta== [[File:Okwù nkwanyè.wav]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] lu0qtzbxmdxmigkpqifb78atbfsjapq okwù ọchịchị̀ 0 8655 66396 2026-09-01T09:14:49Z Kenist Tory 2112 Added new entries. 66396 wikitext text/x-wiki '''okwù ọchịchị̀''' ==Nkọwa== Okwù ọchịchị bụ mkpụrụ okwù Igbo pụtara ihe gbasara ọchịchị, ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ma ọ bụ okwù ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-ekwu. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Mmadụ niile maara na okwù ọchịchị na-enwekarị nkwa ụgha. Okwù ọchịchị abụghị ihe egwu n'obodo anyị. ==Mkpọpụta== [[File:Okwù ọchịchị̀.wav]] ==Olumba== imo state (Owerri/Orlu/Mbaise) : Okwù ọshịshị Anambra State (Onitsha/Awka/Idemili ): Okwù Ọchịchị or Okwù Nchịkwa Abia State (Umuahia/Ngwa/Ohafia Dialects): Okwù Ọchịchị or Ẹha Ọchịchị (Ohafia) Enugu State (Waawa/Nsukka/Nkanu ): Okwù Ọchịshị or Okwù Ọshịshị [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 13ffc8vnwje2n3rl714khbfv1aq6mob okwù ọ̀hà 0 8656 66397 2026-09-01T09:27:31Z Kenist Tory 2112 Added new entries. 66397 wikitext text/x-wiki ''' okwù ọ̀hà'' ==Nkọwa== Okwù ọ̀hà pụtara okwu ma ọ bụ nkebi ahịrịokwu onye ọ bụla maara ma na-anụ ihe ọ pụtara n'obodo. Ọ bụ akụkụ asụsụ e ji amara omenala, amamihe, na echiche Ndị Igbo. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Nna m ochie ji okwù ọ̀hà kọọrọ anyị akụkọ banyere ala anyị n'anyasị taa. Onye ọ bụla nọ n'ọmụmụ ihe ahụ ghọtara ihe ọ na-ekwu maka na ọ looro okwù ọ̀hà mee ihe. ==Mkpọpụta== [[File:Okwù ọ̀hà.wav]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 4tjrc32h6x7c18042j5rp22qgzr8c5d mmekọ̀rịtà mmadụ̀ 0 8657 66398 2026-09-01T09:57:51Z Kenist Tory 2112 Added new entries. 66398 wikitext text/x-wiki '''Mmekọ̀rịtà mmadụ̀''' ==Nkọwa== Mmekọ̀rịtà mmadụ̀ pụtara omume, usoro, ma ọ bụ mmekọrịta dị n'etiti mmadụ na mmadụ ibe ya. Ọ gụnyere ibi n'udo, ịkparịta ụka, Ịrụkọ ọrụ ọnụ, na inwe ọmịiko n'ebe ndị ọzọ nọ. Ọ bụ mgbọrọgwụ echiche "Onye teta, ya dọrọ ibe ya" ==Nkejiasụsụ== Aha nchịkọta ==Ọmụma atụ== Mmekọrịta mmadụ na-eweta ọganihu Ezinụlọ ahụ nwere ezigbo mmekọrịta mmadụ na ndị agbata obi ha ==Mkpọpụta== [[File:Mmekọ̀rịtà mmadụ̀.wav]] ==Olumba== Onitsha: Mmekọlịta mmadụ Owerri: Mmekọrịta mmanụ Waawa (Enugu): Mmekọrịta madụ Afikpo/Ebonyi: Mmekọlekta mhadụ [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] ahqtqpmcl1qvhg952xhgnaf5y6i9qgz mmekọ̀rịtà obodò 0 8658 66399 2026-09-01T10:05:32Z Kenist Tory 2112 Added new entries. 66399 wikitext text/x-wiki '''mmekọ̀rịtà obodò''' ==Nkọwa== Mmekọ̀rịtà obodò pụtara ibikọ ọnụ n'udo, inyere ibe aka, na mmekọ n'etiti ndị mmadụ bi n'otu gburugburu ma ọ bụ otu obodo. Ọ na-emetụta mmekọrịta akụ na ụba, omenala, na ndọrọ ndọrọ ọchịchị. ==Nkejiasụsụ== Aha nmeju ==Ọmụma atụ== Mmekọrịta obodo anyị na-akawanye mma n'ihi emume nka anyị na-eme kwa afọ. mmekọrịta obodo na-ebute ọganihu na udo. ==Mkpọpụta== [[File:Mmekọ̀rịtà obodò.wav]] ==Olumba== Enuani (Delta Igbo):Mmekọlịta obodo. Ọnịcha (Anambra):Mmekọlịta ogbe [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] h0mden0gciy8scm3fnaap6mf1iepuor mmepe obodo 0 8659 66400 2026-09-01T10:17:19Z Kenist Tory 2112 Added new entries. 66400 wikitext text/x-wiki '''Mmepe obodo ''' ==Nkọwa==Mmepe obodo pụtara iweta mmasị, akụnụba, na ọkaibe n'otu ebe obibi site n'iwu ụlọ, ụzọ, na inye ọkụ eletrik. ==Nkejiasụsụ== Aha ngwakọ ==Ọmụma atụ== Gọọmentị na-akwalite mmepe obodo anyị. Eletrik na-eweta mmepe obodo ọsọ ọsọ. Anyị chọrọ mmepe obodo na mpaghara a. ==Mkpọpụta== [[File:Mmepe obodo.wav]] ==Olumba== Onitsha/Anambra: Ọganihu obodo. Owerri/Mbaise: Nmepe obodo (iji "N" malite). Enugu/Wawa: Ọganiiru obodo. Afikpo/Ebonyi: Ọganịru ẹka. =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [[https://en.wikipedia.org/wiki/Community_development community development]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] ein3ifsds3ndlfr4l258udyhcbsww9u