Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.47.0-wmf.18 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk azịzà 0 8660 66401 2026-09-01T14:31:22Z NiferO 999 Created new entry 66401 wikitext text/x-wiki ''' Azịzà ''' ==Nkọwa== bụ ihe e ji zaa ajụjụ, dozie nsogbu, ma ọ bụ zaghachi arịrịọ. ==Nkejiasụsụ== aha ==Ọmụmaatụ== O nyere azịza ziri ezi maka ajụjụ ahụ. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-azịzà.ogg]] ==Olumba== Ọsịsa =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Answer Answer] [[Òtù:aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] kioj49zvm9su1gy53r7tdydkt0w2oz9 ihèọ̀rụ̀ 0 8661 66402 2026-09-01T15:04:37Z NiferO 999 Created new entry 66402 wikitext text/x-wiki ''' Ihèọ̀rụ̀ ''' ==Nkọwa== Ngwa ọrụ bụ ihe e ji arụ otu ọrụ ma ọ bụ ọrụ a kapịrị ọnụ. ==Nkejiasụsụ== aha ==Ọmụmaatụ== Ọ chịkọtara ìhèọrụ niile tupu ya ebido ọrụ ahụ. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-ihèọ̀rụ̀.ogg]] ==Olumba== Ngwaọrụ =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Tool Tool] ===Hausa=== [https://ha.wikipedia.org/wiki/Kayan_aiki Kayan_aiki] [[Òtù:aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] ll0krwu1m2xnji9v57eqzgvbaka24qc ịbàọ̀kụ̀ 0 8662 66403 2026-09-01T15:27:06Z NiferO 999 Created new entry 66403 wikitext text/x-wiki ''' Ịbaọ̀kụ̀ ''' [[File:Symptoms-fever.jpg|thumb|Symptoms-fever]] ==Nkọwa== bụ mmụba n'okpomọkụ ahụ́, nke na-esikarị n'ọrịa ma ọ bụ nje na-ebute ọrịa pụta. ==Nkejiasụsụ== aha ==Ọmụmaatụ== Chidi nọrọ n'ụlọ kama ịga ụlọ akwụkwọ n'ihi na ibaọkụ na-enye ya nsogbu. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-ịbàọ̀kụ̀.ogg]] ==Olumba== Ahụ́ ọkụ =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Fever Fever] ===Hausa=== [https://ha.wikipedia.org/wiki/Zazza%C9%93i Zazzaɓi] ===Yoruba=== [https://yo.wikipedia.org/wiki/Ib%C3%A0 Ibà] [[Òtù:aha]] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 8c5d2ycbp4fx1qrzfyamfzaq9aqz14s ihè nchetà 0 8663 66404 2026-09-01T15:30:51Z Kulest 1018 Created new entry 66404 wikitext text/x-wiki '''Ihè nchetà''' ==Nkọwa== Ọ bụ ihe e ji echeta mmadụ, ihe, ma ọ bụ ihe omume pụrụ iche. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== E wuru ihe nchetà maka ndị agha nwụrụ n’agha. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-ihè nchetà.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Memorial / souvenir [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] i8kfhcqmbjr73ob3vk5wzzgqq2zfkj2 Okigwe 0 8664 66405 2026-09-02T07:03:18Z Chigozirim2005 1250 Jiri ''''Okigwe''' ==Nkọwa== bụ́ otu n’ime obodo ndị dị na Steeti Imo. ==Nkejiasụsụ== aha ===Ọmụma atụ=== Nwaanyị ahu bu ónyé Okigwe ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Okigwe.ogg|Ig-Okigwe]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Okigwe Okigwe] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]' kere ihü 66405 wikitext text/x-wiki '''Okigwe''' ==Nkọwa== bụ́ otu n’ime obodo ndị dị na Steeti Imo. ==Nkejiasụsụ== aha ===Ọmụma atụ=== Nwaanyị ahu bu ónyé Okigwe ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Okigwe.ogg|Ig-Okigwe]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Okigwe Okigwe] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] csc5cep7qwfp6vqr2ad2apfs97g9vwr ihè nketà 0 8665 66406 2026-09-02T07:09:47Z Kulest 1018 Created new entry 66406 wikitext text/x-wiki '''Ihè nketà''' ==Nkọwa== Ọ bụ ihe, akụ, ma ọ bụ ihe onwunwe mmadụ na-enweta n’aka nne na nna ya ma ọ bụ ndị nna nna ya, karịsịa mgbe ha nwụsịrị. ==Nkejiasụsụ== Aha ==Ọmụma atụ== Ada ketara ụlọ nna ya dịka ihe nketa. ==Mkpọpụta== [[File:Ig-ihè nketà.ogg]] ==Olumba== =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== Inheritance [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 5wj1l82u23ssmrsl52oo4li6c60ovf8 Mbaise 0 8666 66407 2026-09-02T07:11:00Z Chigozirim2005 1250 Jiri ''''Mbaise''' ==Nkọwa== bụ mpaghara ndị Igbo bi na ya, nke dị n’ime steeti Imo ==Nkejiasụsụ== aha ===Ọmụma atụ=== Nwanne m nwoke bi na Mbaise ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chinwoke 01-Mbaise.wav|LL-Q33578_(ibo)-Chinwoke_01-Mbaise]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Mbaise Mbaise] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]' kere ihü 66407 wikitext text/x-wiki '''Mbaise''' ==Nkọwa== bụ mpaghara ndị Igbo bi na ya, nke dị n’ime steeti Imo ==Nkejiasụsụ== aha ===Ọmụma atụ=== Nwanne m nwoke bi na Mbaise ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Chinwoke 01-Mbaise.wav|LL-Q33578_(ibo)-Chinwoke_01-Mbaise]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Mbaise Mbaise] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] 9e3exlakvyys23reyrh4bkw3as66713 Owerri-Ezukala 0 8667 66408 2026-09-02T07:20:52Z Chigozirim2005 1250 Jiri ''''Owerre-Ezukala''' ==Nkọwa== bụ aha obodo dị na Steeti Anambra ==Nkejiasụsụ== aha ===Ọmụma atụ=== ụlọ akwụkwọ m dị na Owerre-Ezukala ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Owerre Ezukala.ogg|Ig-Owerre_Ezukala]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Owerre_Ezukala Owerre-Ezukala] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]' kere ihü 66408 wikitext text/x-wiki '''Owerre-Ezukala''' ==Nkọwa== bụ aha obodo dị na Steeti Anambra ==Nkejiasụsụ== aha ===Ọmụma atụ=== ụlọ akwụkwọ m dị na Owerre-Ezukala ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-Owerre Ezukala.ogg|Ig-Owerre_Ezukala]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Owerre_Ezukala Owerre-Ezukala] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] ql3rh7k6buo2iobowb6liazym3yao8o Eha-Amufu 0 8668 66409 2026-09-02T09:21:05Z Chigozirim2005 1250 Jiri ''''Eha-Amufu''' ==Nkọwa== bụ aha obodo dị na Steeti Enugu ==Nkejiasụsụ== aha ===Ọmụma atụ=== Eha-Amufu bụ otu n’ime obodo ndị dị na Steeti Enugu ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Celetex-Eha amufu.wav|LL-Q33578_(ibo)-Celetex-Eha_amufu]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Eha_Amufu Eha-Amufu] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]' kere ihü 66409 wikitext text/x-wiki '''Eha-Amufu''' ==Nkọwa== bụ aha obodo dị na Steeti Enugu ==Nkejiasụsụ== aha ===Ọmụma atụ=== Eha-Amufu bụ otu n’ime obodo ndị dị na Steeti Enugu ===Mkpọpụta=== [[File:LL-Q33578 (ibo)-Celetex-Eha amufu.wav|LL-Q33578_(ibo)-Celetex-Eha_amufu]] =Ntụgharị n'asụsụ ọzọ= ===Bekee=== [https://en.wikipedia.org/wiki/Eha_Amufu Eha-Amufu] [[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]] cmvb6xxkih7cad3dnr4qtup9nxj6juv