Wiktionary
igwiktionary
https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5
MediaWiki 1.47.0-wmf.18
case-sensitive
Midia
Ọpụrụiche
Ńkàtá
Ojiarụ
Ńkàtá ojiarụ
Wiktionary
Ńkàtá Wiktionary
Faịlụ
Ńkàtá faịlụ
MidiaWiki
Ńkàtá MidiaWiki
Templeeti
Ńkàtá templeeti
Enyemaka
Ńkàtá enyemaka
Otú
Ńkàtá otú
TimedText
TimedText talk
Module
Module talk
Event
Event talk
ihè ọ̀rụ̀ akà
0
8680
66428
2026-09-04T12:52:36Z
Kulest
1018
Created new entry
66428
wikitext
text/x-wiki
'''Ihè ọ̀rụ̀ akà'''
==Nkọwa==
Ihe ọrụ aka bụ ọrụ a na-eji aka arụ, dịka nka ma ọ bụ ọrụ aka mmadụ na-eme iji mepụta ma ọ bụ rụzie ihe.
==Nkejiasụsụ==
Nkebiokwu aha
==Ọmụma atụ==
Ịkwa akwa, ịkpụ osisi, ịkpụ akpụkpọ ụkwụ, ịrụ ụlọ, na ịkpụ ihe oyiyi bụ ọrụ aka.
==Mkpọpụta==
[[File:Ig-ihè ọ̀rụ̀ akà.ogg]]
==Olumba==
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
handicraft
[[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]
7fic1qnb7j5up0cbeskpqgnc9h21fda
ihè ọ̀jọọ̀
0
8681
66429
2026-09-04T13:04:52Z
Kulest
1018
Created new entry
66429
wikitext
text/x-wiki
'''ihè ọ̀jọọ̀'''
==Nkọwa==
Ihè ọ̀jọọ̀ pụtara ihe na-adịghị mma ma ọ bụ ihe na-emebi mmadụ, anụmanụ, ma ọ bụ ihe ọzọ. Ọ bụ ihe mmadụ kwesịrị izere.
==Nkejiasụsụ==
Mkpụrụokwu aha
==Ọmụma atụ==
*Izu ohi bụ ihè ọ̀jọọ̀.
*Ịgha ụgha bụ ihè ọ̀jọọ̀.
==Mkpọpụta==
[[File:Ig-ihè ọ̀jọọ̀.ogg]]
==Olumba==
=Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=
===Bekee===
Bad thing
[[Otú:Igbo Wiktionary Project 2.0]]
sfrvkl3sddku2ilwtb4p6d49tnqux80