Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.48.0-wmf.4 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Akpi 0 134 68042 66921 2026-11-13T12:37:43Z Ebube Clara 1134 68042 wikitext text/x-wiki dx1wxy5uwxqtwzel8hjuimyft0e2zos Akwukwo ndu 0 160 68041 66839 2026-11-13T12:32:44Z Ebube Clara 1134 68041 wikitext text/x-wiki 75xdeainfn05lo82u90f72qd1tvwylw Anunuu 0 202 68043 23038 2026-11-13T12:39:30Z Ebube Clara 1134 68043 wikitext text/x-wiki hjopmyg4t9s37fpl04wwag3sw9h2y2m 68044 68043 2026-11-13T12:40:51Z Ebube Clara 1134 68044 wikitext text/x-wiki baz4bti03qq2w2lcc1a8vtsxlo2x652 68046 68044 2026-11-13T12:43:05Z Ebube Clara 1134 68046 wikitext text/x-wiki msix3ccej2434yndwpc8syej7l9j1e6 Arụsị 0 229 68040 65573 2026-11-13T12:30:56Z Ebube Clara 1134 68040 wikitext text/x-wiki 3ptwshcaezdq84bdgcbi9ib6frqdy1a Baa 0 263 68047 23035 2026-11-13T12:45:36Z Ebube Clara 1134 68047 wikitext text/x-wiki gt6wnx5h6pkopkxvl0dnkaj5afohlhe Chekeleke 0 274 68049 42374 2026-11-13T12:47:34Z Ebube Clara 1134 68049 wikitext text/x-wiki 1ykbapjpffougfrn8bkohg5x85h3rvi Chimuanya 0 367 68055 67473 2026-11-13T12:50:37Z Ebube Clara 1134 68055 wikitext text/x-wiki h39xpnxwv4hh5y15v3kxcdanzqs7orr Chimumanya 0 368 68060 29323 2026-11-13T12:53:37Z Ebube Clara 1134 68060 wikitext text/x-wiki ma5wqzke5aah6yt1pvooq2dsmmirrs6 Chinchi 0 377 68061 67474 2026-11-13T12:58:13Z Ebube Clara 1134 68061 wikitext text/x-wiki 6oqyiy2k31rb2stbeq7vxjqvp80bwnf Chinedum 0 381 68063 67475 2026-11-13T12:59:19Z Ebube Clara 1134 68063 wikitext text/x-wiki 6mbd2ivoeeikvzcng4zyzxukcduv2sl 68064 68063 2026-11-13T13:01:16Z Ebube Clara 1134 68064 wikitext text/x-wiki 9xsi3ibmo6vgv8unfwd1r1rsgwjb32e Chinyeaka 0 394 68068 67476 2026-11-13T13:19:28Z Ebube Clara 1134 68068 wikitext text/x-wiki a9tko1rodl0t0gymyed24xn3c8ay17f Chukwukelueze 0 448 68078 22942 2026-11-13T14:17:19Z Ebube Clara 1134 68078 wikitext text/x-wiki tm3vpwzezecrnwvec3xo9t6muoojtid 68079 68078 2026-11-13T14:21:59Z Ebube Clara 1134 68079 wikitext text/x-wiki ht24bgvxelefp3w9k1c0kwotyof7n6z nhatanha 0 2537 68039 68033 2026-11-13T12:27:32Z Ngozi scholar Okafor 750 /* Nkejiasusu */ 68039 wikitext text/x-wiki 2maa5ckw42olz3nuswp10m68hxppyqm 68045 68039 2026-11-13T12:42:19Z Ngozi scholar Okafor 750 68045 wikitext text/x-wiki j9nd1we1fio21iwt9g53nqkoycai1bb weghachi 0 8812 68098 66812 2026-11-13T22:54:13Z Specialyvonne 1149 68098 wikitext text/x-wiki hzdhwu71lcyxkzrg3r2s3rekr9ggn3o pekarịrị 0 9028 68050 67465 2026-11-13T12:48:14Z Ngozi scholar Okafor 750 68050 wikitext text/x-wiki fx3fdc27z1jt99ho4rsn04yhh8lenyt 68051 68050 2026-11-13T12:49:13Z Ngozi scholar Okafor 750 68051 wikitext text/x-wiki 60swnbzf2tnizpasuj9ojrar9auaspd 68053 68051 2026-11-13T12:50:10Z Ngozi scholar Okafor 750 /* Ọmụmaatụ */ 68053 wikitext text/x-wiki 0wfz031576zes6bg8dkw2y0xqqaqgr0 ahakwaghịka 0 9250 68034 2026-11-13T12:03:57Z Ngozi scholar Okafor 750 Jiri '==Nkọwa== Ọ bụ nkwupụta mgbakọ na-egosi na ọnụọgụ abụọ ma ọ bụ ihe abụọ ahaghị nhata. ===Nkejiasusu=== Aha ===Omumaatu=== # 5 > 3 (Ise karịrị atọ) # 2 < 7 (Abụọ pekarịrị asaa) # 4 ≠ 6 (Anọ ahaghị isii).' kere ihü 68034 wikitext text/x-wiki 58si72unkh504upg0zhjhjfumivfzrv 68035 68034 2026-11-13T12:08:53Z Ngozi scholar Okafor 750 68035 wikitext text/x-wiki koza3mv6nk4vra7jcob86883ycz0p35 68037 68035 2026-11-13T12:26:08Z Ngozi scholar Okafor 750 /* Nkejiasusu */ 68037 wikitext text/x-wiki nyjny7iqe6kspop6tz38hv11hv3l5cy ahaghị ka 0 9251 68036 2026-11-13T12:21:05Z Ngozi scholar Okafor 750 Jiri '==Nkọwa== Ahaghị ka pụtara na ihe abụọ ma ọ bụ karịa adịghị otu nha, otu ọnụ ọgụgụ, ma ọ bụ otu uru. ===Nkejiasusu=== Ngwaa ===Omumaatu=== Ọmụmaatụ nke “Agaghị ka”: # 5 ≠ 3 — Ise agaghị ka atọ. # 8 ≠ 6 — Asatọ agaghị ka isii. # 10 ≠ 7 — Iri agaghị ka asaa. # 4 ≠ 9 — Anọ agaghị ka itoolu. ===Mkpoputa=== ===Olumba=== ==Ntughari N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== [[Category:Ngwae]]' kere ihü 68036 wikitext text/x-wiki sj1skq89bvxfqa7qmdrjot3bruqoxuu Ini ahu 0 9252 68038 2026-11-13T12:27:14Z Nwafor1234 2207 Jiri ''''Ini ahụ/Ịhịa ahụ''' ==Nkọwa== Ini ahụ/Ịhịa ahụ bụ omume nke ịhịa, ịkpụkọ, ịfe aka n'ahụ, na ịpị anụ ahụ dị nro—gụnyere akwara, eriri akwara, akwara njikọ ọkpụkpụ, na anụ ahụ na-ekpuchi akwara—site n'iji aka ma ọ bụ ngwaọrụ pụrụ iche eme ihe. ===Nkejịasụsụ=== Ngwaa Aha ===Ọmụmaatụ=== # Agaram ebe mga ani ahum. # Anirim ahụ na ụlọ ọgwụ. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgh...' kere ihü 68038 wikitext text/x-wiki ri4g9qbijw0if6r27ahsw4r4seqpg1q kenye 0 9253 68048 2026-11-13T12:46:16Z Bigkotech 957 #igtranslate 68048 wikitext text/x-wiki 9te9wn7jzrvywixwbktrm0y1avwuknh 68054 68048 2026-11-13T12:50:20Z Akwugo 14 . 68054 wikitext text/x-wiki tefntee1913hfwglqn1ucnpv02z14um 68056 68054 2026-11-13T12:50:45Z Akwugo 14 /* Nkejiasụsụ */ . 68056 wikitext text/x-wiki 7rcnky75e1brnfe4nnnd3pmwu3tmr5k 68057 68056 2026-11-13T12:51:07Z Akwugo 14 /* Ntụgharị n'asụsụ ozọ */ 68057 wikitext text/x-wiki 01h99g329nwkyhcmjyynhwdnupsna3x 68058 68057 2026-11-13T12:51:25Z Akwugo 14 /* Bekee */ 68058 wikitext text/x-wiki 40os01hg6by5gj7q3a6ib0l3h34jkjl 68059 68058 2026-11-13T12:52:36Z Akwugo 14 /* Olumba */ . 68059 wikitext text/x-wiki 1wxgi4y3tcf0np76pn09umh1th58vh6 Igwe nlele ihe dị anya 0 9254 68052 2026-11-13T12:49:34Z Chukwuziterem 2086 Jiri ' ==Nkọwa== Igwe nlele ihe dị anya bụ igwe nke eji ahụ ihe dị n'ebe dị anya. Ya bụ ngwa ọrụ bara nnukwu uru n'ihi na ọ na-enye aka na ịrụ ọrụ dị mkpa. ===Nkejiasụsụ=== Aha (Noun) ===Ọmụmaatụ=== # Igwe nlele dị anya mara mma nke ukwuu. # Nne m gotere Igwe nlele dị anya ụnyaahụ. # Nna m gotere Igwe nlele dị anya Taata. # Ndị otu Sayensị arụpụtala Igwe nlele ihe dị anya ugbua. # Ndị be anyị kwuru ha ga-enye nd...' kere ihü 68052 wikitext text/x-wiki 9ow9nusvcz7zmiuap0tiz26mo1ew133 Igwe nlele obere ihe 0 9255 68062 2026-11-13T12:59:08Z Chukwuziterem 2086 Jiri '==Nkọwa== Igwe nlele obere ihe bụ ihe ndị Sayensị wepụtara eji elele ma na-enyocha ihe ndị anya mmadụ enweghị ike ịhụ. Ọ bụ ya bụ nke dị oyibo na-akpọ microscope. ===Nkejiasụsụ=== Aha (Noun) ===Ọmụmaatụ=== # Igwe nlele obere ihe dị mkpa. # Igwe nlele obere ihe bara uru nke ukwuu. # A chọrọ m ịzụta Igwe nlele obere ihe. # Chidi nwere Igwe nlele obere ihe dị mkpa. # E nwere m Igwe nlele ihe na be mu. ===Olumba=== Igwe nlel...' kere ihü 68062 wikitext text/x-wiki 0ujci4drgyaocsp2zcr9jdha0zpqgdt dịka nwata 0 9256 68065 2026-11-13T13:06:09Z Ebuka247 1266 Jiri '==Nkọwa== dị ka nke nwa ọhụrụ, nke a na-ahụkarị n'ebe nwa ọhụrụ nọ, ma ọ bụ nke dabara adaba maka nwa ọhụrụ ==Nkejiasusu== nnọchiaha ==Ọmụmatu== Ebe ọ bụ na ọ dị afọ itoolu ugbu a, ọ na-ewere ihe egwuregwu ya ndị ochie ka ihe ụmụ ọhụrụ, ọ chọkwara kọmputa. ==Mkpoputa== dị/ka/ nwa/ta ==Olumba== ==Ntụgharị n'asụsụ ọso== infantil (Spanish) ==Bekee== [[https://en.wiktionary.org/wiki/babyish Babyish]]' kere ihü 68065 wikitext text/x-wiki ey0e6p9dfm5o5ngoxnwdnlyp11na9ow 68066 68065 2026-11-13T13:07:13Z Ebuka247 1266 68066 wikitext text/x-wiki 86wd7pjymj69uvxnlmealw5l2juedre mbipụta akwụkwọ 0 9257 68067 2026-11-13T13:12:49Z Chukwuziterem 2086 Jiri '==Nkọwa== Mbiputa akwụkwọ bụ usoro esi emepụta akwụkwọ ọhụrụ. Site n'ụzọ a ka esi emepụta ọtụtụ akwụkwọ. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa (Verb) ===Ọmụmaatụ=== # Ọ kpọrọ m ụnyaahụ maka Mbiputa akwụkwọ ahụ. # Chike chọrọ ka mụ na ya soro gaa maka Mbiputa akwụkwọ ahụ. # Mbiputa akwụkwọ dị oke mkpa. # Ọ bụ n'ihi Mbiputa akwụkwọ ka anyị ji nwee akwụkwọ anyị na-agụ. # Mbiputa akwụkwọ mar...' kere ihü 68067 wikitext text/x-wiki i4lols1si2q31d32ukbbcv3rpmmsg68 Onye mbipụta 0 9258 68069 2026-11-13T13:28:14Z Chukwuziterem 2086 Jiri '==Nkọwa== Onye mbiputa bụ onye na-ebiputa akwụkwọ n'ụlọ Mbiputa akwụkwọ. Ọ bụ n'ihi ndị mbiputa akwụkwọ ka anyị ji nwee akwụkwọ anyị na-agụ. ===Nkejiasụsụ=== Aha(Noun) ===Ọmụmaatụ=== # Onye mbiputa akwụkwọ ahụ bịara ebe a taa. # Nne m bụ onye mbiputa akwụkwọ. # Nna m bụ onye mbiputa akwụkwọ. # Chinenye na-alụ onye mbiputa akwụkwọ. # Mma bụkwa onye mbiputa akwụkwọ. ===Olumba=== Onye mbiputa ==...' kere ihü 68069 wikitext text/x-wiki d3b9rn1nec9jrsxr6gcz77kh6fjyiht koodu 0 9259 68070 2026-11-13T13:31:29Z Bigkotech 957 Jiri ' ===Nkọwa=== Koodu bụ usoro mkpụrụ edemede, ọnụọgụ, ma ọ bụ akara e ji zọpụta ozi ma ọ bụ nye kọmputa ntụziaka. ===Nkejiasụsu=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Onye mmemme ahụ dere koodu iji rụọ ngwa ahụ. ===Mkpọpụta=== ko-o-du ===Olumba=== Igbo izugbe ==Ntụgharị n'asụsụ== ==Bekee== [https://en.wiktionary.org/wiki/code#English] [[Category:Aha]]' kere ihü 68070 wikitext text/x-wiki p35wbix2iin426itbf8ak9r9h2jhzz8 ụlọ mbipụta 0 9260 68071 2026-11-13T13:39:23Z Chukwuziterem 2086 Jiri '==Nkọwa== Ụlọ mbiputa bụ ebe a na-ebiputa akwụkwọ dị iche iche. Akwụkwọ niile anyị na-agụ bụ na ụlọ mbiputa ka a na-ebiputa ya. ===Nkejiasụsụ=== Aha (Noun) ===Ọmụmaatụ=== # Nna m rụrụ ụlọ mbiputa n'afọ gara aga. # A bịara m n'ụlọ mbiputa ahụ ụnyaahụ. # Ụlọ mbiputa ahụ dị n'Ọka mara mma nke ukwuu. # Ụlọ mbiputa ahụ adịtela aka. # Nne m jere ụlọ mbiputa ahụ maka akwụkwọ ahụ o dere. ==...' kere ihü 68071 wikitext text/x-wiki sjnp8dw4ortno4130debzm89rgtdb20 izobe ozi(koodu) 0 9261 68072 2026-11-13T13:49:51Z Bigkotech 957 Jiri '===Nkọwa=== Ime ka ozi ma ọ bụ ederede gbanwee n'ụdị koodu, ka naanị ndị maara ya ghọta ya, ma ọ bụ ka kọmputa nwee ike ịgụ ya. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== Ọ zoro ozi ahụ n'ụdị koodu tupu ọ zipụ ya. ===Mkpọpụta=== i-zo-be o-zi (ko-o-du) ===Olumba=== Igbo Izugbe ==Ntụgharị n'asụsụ== ==Bekee== [https://en.wiktionary.org/wiki/encrypter] [[Category:Ngwaa]]' kere ihü 68072 wikitext text/x-wiki svnw38kqsnv3hkehnrjmr0zqww66znq 68087 68072 2026-11-13T15:19:22Z Chukwuziterem 2086 /* Olumba */ 68087 wikitext text/x-wiki 223bsob6kzlnpocldskdr6oblnz61u4 68089 68087 2026-11-13T15:33:02Z Chukwuziterem 2086 /* Ọmụmaatụ */ 68089 wikitext text/x-wiki 2fp761p7ybqo5kxfghjmlkaqjmw79nd 68090 68089 2026-11-13T15:33:48Z Chukwuziterem 2086 /* Bekee */ 68090 wikitext text/x-wiki qm1ahnrve28tf0a8h2nb6ma1p0e1j9c 68091 68090 2026-11-13T15:38:08Z Chukwuziterem 2086 /* Nkejiasụsụ */ 68091 wikitext text/x-wiki am7a70g3neyc7qc5di5r8g9fs8yoh3a nnyocha njirimara 0 9262 68073 2026-11-13T14:03:24Z Chukwuziterem 2086 Jiri '==Nkọwa== Nnyocha njirimara bụ ụzọ esi echekwa Igwe Kọmputa anyị, ekwentị nakwa ngwa nkanụụzụ ndị ọzọ iji wee hụ na ndị na-ezu ohi ego mmadụ nakwa ihe ndị ọzọ banyere mmadụ ezughi ya. Ọ bụ ụzọ nchekwa nke ihe niile banyere Ịntanetị nakwa nkanụụzụ. ===Nkejiasụsụ=== Aha (Noun) ===Ọmụmaatụ=== # Nnyocha njirimara bụ ihe bara nnukwu uru. # Nnyocha njirimara na-enye aka ichekwa ihe anyị nwere. # Nnyocha nji...' kere ihü 68073 wikitext text/x-wiki nwhjpahfpriy5kgn1bzdgqpajch66kq ndọda 0 9263 68074 2026-11-13T14:03:26Z Celetex 55 Jiri '== Nkọwa == Nke a bụ ike na-eme ihe daa. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ọ bụ ike ndọtu mere ọ jiri daa ebe ahụ. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ====Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/gravity] [Òtù:aha]]' kere ihü 68074 wikitext text/x-wiki 7yl0mbyl34y0mdo8yuzs9opulmd16eg 68075 68074 2026-11-13T14:04:17Z Celetex 55 68075 wikitext text/x-wiki sb4gtdc7klwg9hsfhmvgnjye3yvgzke algọridim 0 9264 68076 2026-11-13T14:04:59Z Joyce Sharon 02 1251 Jiri '==Nkọwa== *Bu usoro otu na otu eji edozi nsogbu ma obu ruo otu oru ===Nkejịasụsụ=== *Aha ===Ọmụmatụ=== #Ngwa ntụziaka ahụ na-eji usoro mgbakọ nwere ọgụgụ isi chọta ụzọ kachasị ọsọ iji zere okporo ụzọ juru eju. #Nkewa Ogologo bụ usoro a na-ejikarị eme ihe nke na-enyere ụmụ akwụkwọ aka idozi nsogbu mgbakọ na mwepụ dị mgbagwoju anya site na nzọụkwụ ruo na nzọụkwụ. #Onye na-ede koodu kọmputa dere usoro m...' kere ihü 68076 wikitext text/x-wiki gk7inkx1a0apgck2ftwzmk9zdex7k48 68077 68076 2026-11-13T14:05:34Z Joyce Sharon 02 1251 /* Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ */ 68077 wikitext text/x-wiki b84l4wc4966bg10owyd9ty5pgnb4ok2 antispammer 0 9265 68080 2026-11-13T14:22:37Z Joyce Sharon 02 1251 Jiri '==Nkọwa== Antispammer bụ onye, ​​otu, ma ọ bụ onye na-akwado ihe, nke na-alụso "spam" ọgụ—ya bụ, ozi ịntanetị azụmahịa a na-ezitere mmadụ n'agaghịkwa ya, ozi na-abaghị uru, ma ọ bụ ihe ndị ọzọ na-akpaghasị mmadụ n'ịntanetị. ===Nkejịasụsụ=== *Aha ===Ọmụmatụ=== #Ndị otu na-ahụ maka teknụzụ ozi (IT) goro onye ọrụ pụrụ iche iji gbochie ozi ịntanetị ndị nwere ebumnuche ọjọọ, tupu ha...' kere ihü 68080 wikitext text/x-wiki di30sl1ww8f3qge4rxcf6havu1ino7i Ọkpọkọ nnwale 0 9266 68081 2026-11-13T14:24:37Z Celetex 55 Jiri '==Nkọwa== Nke a bụ otu n'ime akụrụngwa eji enyocha ahụ n'ụlọ ọgwụ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ== Ọkpọkọ nwalee ọhụrụ dị na ụlọ ọgwụ ahụ. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ====Bekee==== [https://en.wiktionary.org/wiki/test_tube] [[Òtù:aha]]' kere ihü 68081 wikitext text/x-wiki kfsb2ryuvchymwty0s7y80qumw2ih5h nzobe ozi ịntanetị 0 9267 68082 2026-11-13T14:33:49Z Chukwuziterem 2086 Jiri '==Nkọwa== Nzobe ozi ịntanetị bụ ihe na-enye aka izobe ihe mmadụ na ibe ya na-ewu. Nke a na-enye aka iji hụ na ihe mmadụ na ibe ya kwuru dị naanị n'etiti ha. ===Nkejiasụsụ=== Aha (Noun) ===Ọmụmaatụ=== # Nzobe ozi ịntanetị na-enyere anyị aka. # Nzobe ozi ịntanetị na-ezobe ihe mmadụ abụọ kwuru n'etiti ha. # Nzobe ozi ịntanetị mara mma nke ukwuu. # Nne m na-agwa ndị agbataobi anyị maka nzobe ozi ịntanetị. # Nzobe ozi ịnt...' kere ihü 68082 wikitext text/x-wiki pyjmhdxdpqjffaaos5o88dgya6hpmw9 Ọkà mmụta sayensị 0 9268 68083 2026-11-13T14:40:31Z Celetex 55 Jiri '==Nkọwa== Ọkà mmụta sayensị bụ onye na-achọ ịmata otú ihe si arụ ọrụ n’ụwa site n’ime nchọpụta na nnwale. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Nwannem nwoke bụ onye ọka mmụta sayensị. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ====Bekee==== [https://en.wiktionary.org/wiki/scientist] [[Òtù:aha]]' kere ihü 68083 wikitext text/x-wiki 4frjxprykw1mec0gns4prtpf0wqva50 onye nzobe ozi ịntanentị 0 9269 68084 2026-11-13T14:53:39Z Chukwuziterem 2086 Jiri '==Nkọwa== Onye Nzobe ozi ịntanetị bụ onye na-ahụ na ihe mmadụ na ibe ya kpara maọbụ kwuru na ihe dịka WhatsApp dị n'etiti ha abụọ. Ọ ha ahụ kwa na onweghi onye ọzọ nwere ohere ịhụ ihe ha kwuru. Nke a dịkwa ire na ihe dịka ihu akwụkwọ (Facebook), YouTube dịrị gawa. ===Nkejiasụsụ=== Aha (Noun) ===Ọmụmaatụ=== # Onye nzobe ozi ịntanetị ahụ bịara be anyị ụnyaahụ. # Onye nzobe ozi ịntanetị kwuru maka Ekw...' kere ihü 68084 wikitext text/x-wiki g30l2kxewa43iln39rgxe5z1q7akifw Ụlọ nyocha 0 9270 68085 2026-11-13T14:59:57Z Celetex 55 Jiri '==Nkọwa== Nke a bụ ụlọ ebe a na-eme nnyocha maka ọgwụ,ahụike nakwa ndụ mmadụ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== E nwere ọtụtụ ụlọ nnyocha n'ụlọ ọgwụ gọọmenti. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ====Bekee==== [https://en.wiktionary.org/wiki/laboratory] [[Òtù:aha]]' kere ihü 68085 wikitext text/x-wiki 9mwtd8lrm9bpoioipkauvozt1k2fzr2 nnyocha njirimara usoro abụọ 0 9271 68086 2026-11-13T15:11:47Z Bigkotech 957 #igTranslate 68086 wikitext text/x-wiki 600bt9qm3yvgu45qcliwaec6dc3a9z0 ime ntụcha miri emi 0 9272 68088 2026-11-13T15:25:43Z Bigkotech 957 #igTranslate 68088 wikitext text/x-wiki cbd617bq5a22t9fkvl1ccgg7a4w75d1 Nzukọ omeiwu 0 9273 68092 2026-11-13T16:06:15Z Nwafor1234 2207 Jiri ''''Nzukọ omeiwu''' ==Nkọwa== bụ ngalaba gọọmenti na ezuko na eme ịwụ na obodo. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Ndị omeiwu obodo anyị nọ na nzukọ nke onyeisi ala kporo ha. ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ozo== ===Bekee=== Legislature/Parliament [[Otú:Aha]]' kere ihü 68092 wikitext text/x-wiki s7dfkufu8c3sk22v173kuhvct7h0ea1 gojie 0 9274 68093 2026-11-13T21:46:43Z Specialyvonne 1149 Akerem ihua 68093 wikitext text/x-wiki 7wkpb7f6udj1ebmynefv7piousnw9rf Ọrụ onye 0 9275 68094 2026-11-13T21:59:45Z Specialyvonne 1149 E Kerem ihu a 68094 wikitext text/x-wiki tdqvkohszrhux1q7u5pj5gyp6tln8ne nkwughachị 0 9276 68095 2026-11-13T22:16:02Z Specialyvonne 1149 Jiri '==Nkọwa== Okwu a pụtara ikwụghachị ihe e weere n'aka onye ọzọ ma ọ bụ ịkwụghachi onye e mejọrọ ihe o tufuru. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Ikwụghachị ihe e zuru bụ ihe kwesịrị ekwesị. # Nkwụghachi na-enyere aka idozi esemokwu. # Ọ rịọrọ mgbaghara ma mee nkwụghachi. ===Olumba=== Ikwụghachị ==Ntughari n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/restitution restitution]' kere ihü 68095 wikitext text/x-wiki 7zfbykj0uvhdywo3tzwcni5doon2elk n'enweghi ezumike 0 9277 68096 2026-11-13T22:27:33Z Specialyvonne 1149 Jiri '==Nkọwa== Na-akwụsịghị akwụsị ===Nkejiasụsụ=== Nkọwa ngwaa ===Ọmụmaatụ=== # Ọ na-arụ ọrụ n'enweghị ezumike. # Nne ya na-esi nri n'enweghị ezumike. # Ụmụ akwụkwọ ahụ na-agụ akwụkwọ n'enweghị ezumike. # Ọ na-agba ọsọ n'enweghị ezumike. # Onye ọrụ ugbo ahụ na-arụsi ọrụ ike n'enweghị ezumike. ===Olumba=== Na-adigide ==Ntughari n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/restles...' kere ihü 68096 wikitext text/x-wiki f7ynyualaxb15cmcsmshqn5nbto08ib Mwechigha 0 9278 68097 2026-11-13T22:47:15Z Specialyvonne 1149 Jiri '==Nkọwa== Okwu a na egosiputa Ime ka ihe laghachi n'ọnọdụ ọ dị na mbụ mgbe e mebiri ya, gbanwere ya, ma ọ bụ tufuo ya. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Mweghachi ụlọ ahụ ga-ewe ogologo oge. # Gọọmenti malitere mweghachi okporo ụzọ ahụ. # Mmeghachi udo dị mkpa n'obodo anyị. # A malitere mweghachi ihe ndị mebiri emebi. # Mmeghachi ahụike ya bụ ihe dị mkpa. # Ha na-arụ ọrụ maka mweghachi ụlọ akwụkwọ ah...' kere ihü 68097 wikitext text/x-wiki 89x5s3mdfk6jdnpjpjj06pb30tb8vli 68107 68097 2026-11-14T11:43:01Z Specialyvonne 1149 /* Olumba= */ 68107 wikitext text/x-wiki 4gsh43pf2mrfcx4py5rzqskbqcp4rvw mbilite n’ọnwụ 0 9279 68099 2026-11-13T23:05:08Z Specialyvonne 1149 Jiri '==Nkọwa== Ịlọghachi ná ndụ mgbe mmadụ nwụsịrị ka okwu a pụtara. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Ndị Kraịst kwenyere na mbilite n'ọnwụ nke ndị nwụrụ anwụ. # Mbilite n'ọnwụ Jizọs bụ isi ihe dị mkpa n'okwukwe Ndị Kraịst. ===Olumba=== I dị n'onwu bilie ===Ntughari n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/resurrection resurrection]' kere ihü 68099 wikitext text/x-wiki ixk3sodu5ryv02l6csdkwc70u0nlk2a Ọnwụdiwe 0 9280 68100 2026-11-14T10:00:12Z Mummy Sonia 2131 Created an article 68100 wikitext text/x-wiki 2egk7yg2fyws7me5zo783sgojuz6atl 68101 68100 2026-11-14T10:02:23Z Mummy Sonia 2131 Improved article 68101 wikitext text/x-wiki ocvu2dmu8nnglh8snx80rmejtvcic0b Alozieuwa 0 9281 68102 2026-11-14T10:35:59Z Mummy Sonia 2131 Created an article 68102 wikitext text/x-wiki nesachrrwf30hj3mhdiv42ya6295tqv itute ndụ 0 9282 68103 2026-11-14T11:22:41Z Specialyvonne 1149 Jiri '==Nkọwa== Ịtụte ndụ pụtara inyere onye tụbọrọ aka ka ọ nwetaghachi onwe ya, ume na ndụ. ===Nkejiasụsụ=== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== # Ndị dọkịta gbalịrị ịtụte ndụ onye ọrịa ahụ. # Ọ chọrọ ịtụte ndụ nwoke ahụ. # Ndị ọrụ ahụike gbara mbọ ịtụte ndụ onye tụbọrọ. # Ndị dọkịta gbarirị ịtụte ndụ onye ọrịa ahụ. # Ndị ọrụ ahụike mere ihe niile ha nwere ike ime iji tụte n...' kere ihü 68103 wikitext text/x-wiki 98jdvrab8nd1jb4zsep1y24zxyo7tb9 68104 68103 2026-11-14T11:27:31Z Specialyvonne 1149 68104 wikitext text/x-wiki 2smion46200287i7zqejk48srfvtssr jigide 0 9283 68105 2026-11-14T11:38:46Z Specialyvonne 1149 Jiri '===Nkọwa=== Jigide n’asụsụ Igbo pụtara ịgbalịsi ike, ịrụsi ọrụ ike, ma ọ bụ ịrụsi ọrụ ike n’enweghị ike ọgwụgwụ, dabere n’otú e si jiri ya mee ihe. ==Nkeji asụsụ== Ngwaa ===Ọmụmaatụ=== #Jigide n’ọrụ ọma ị na-arụ. # Ọ na-achọ ka m jigide akwụkwọ ahụ. #jigide n’okwukwe gị. # Nne ya gwara ya ka ọ jigide ezi omume. # Anyị kwesịrị ijigide omenala Igbo. ==Olumba=== Nnọgidesike' kere ihü 68105 wikitext text/x-wiki gjxxm8cyllmubaeswr4qicrfnh9zucv 68106 68105 2026-11-14T11:41:39Z Specialyvonne 1149 68106 wikitext text/x-wiki a09t1zar5ncpu5mmfi7hgczrdrpayfp