Wiktionary igwiktionary https://ig.wiktionary.org/wiki/Ihu_mb%E1%BB%A5 MediaWiki 1.48.0-wmf.5 case-sensitive Midia Ọpụrụiche Ńkàtá Ojiarụ Ńkàtá ojiarụ Wiktionary Ńkàtá Wiktionary Faịlụ Ńkàtá faịlụ MidiaWiki Ńkàtá MidiaWiki Templeeti Ńkàtá templeeti Enyemaka Ńkàtá enyemaka Otú Ńkàtá otú TimedText TimedText talk Module Module talk Event Event talk Apata ụkwụ 0 221 68269 23793 2026-11-18T07:14:58Z Chukwuziterem 2086 68269 wikitext text/x-wiki apata ụkwụ [[Usòrò:Olympic rings (3627514675).jpg|Olympic_rings_(3627514675)|thumb|right|alt=apata ụkwụ|apata ụkwụ]] ==Nkọwa== Nke a bụ otu n'ime mpaghara ahụ mmadu maọbu anumanu bido n'ukwu gbadata ruo elu ikpere. Apata na-adị bido n'elu ụkwụ ruo n' ukwu. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== # Apata ụkwụ ya bụrụ ibu. # O meruru ahụ n'apata ụkwụ ya. # Apata ụkwụ ya dịka nke Chiọma. # Nnamdi sụrụ ya ihe ahụ na apata ụkwụ. # Ọ jiri apata ụkwụ ya were ghọrọ bọọlụ ahụ ma gbaara ya. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-apata ụkwụ.wav|LL-Q33578_(ibo)-Akwugo-apata_ụkwụ|thumb|left|alt=Apata ụkwụ|Apata ụkwụ]] ===Olumba=== Apata Ụkwụ ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/thigh#English thigh] [[Òtù:Aha]] [[Otú:Akụkụ ahụ]] [[Òtù: Usoro ahụ mmadụ]] b0hrma3jnn7gfm1atll9o40qtcccbxy 68270 68269 2026-11-18T07:15:36Z Chukwuziterem 2086 68270 wikitext text/x-wiki apata ụkwụ [[Usòrò:Olympic rings (3627514675).jpg|Olympic_rings_(3627514675)|thumb|right|alt=apata ụkwụ|apata ụkwụ]] ==Nkọwa== Nke a bụ otu n'ime mpaghara ahụ mmadu maọbu anumanu bido n'ukwu gbadata ruo elu ikpere. Apata na-adị bido n'elu ụkwụ ruo n' ukwu. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmatụ=== # Apata ụkwụ ya bụrụ ibu. # O meruru ahụ n'apata ụkwụ ya. # Apata ụkwụ ya dịka nke Chiọma. # Nnamdi sụrụ ya ihe ahụ na apata ụkwụ. # Ọ jiri apata ụkwụ ya were ghọrọ bọọlụ ahụ ma gbaara ya. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-apata ụkwụ.wav|LL-Q33578_(ibo)-Akwugo-apata_ụkwụ|thumb|left|alt=Apata ụkwụ|Apata ụkwụ]] ===Olumba=== Apata Ụkwụ ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/thigh#English thigh] [[Òtù:Aha]] [[Otú:Akụkụ ahụ]] [[Òtù: Usoro ahụ mmadụ]] o6r0b4bumseqe2hh0i4gnrv1j3cddw3 Ichiri ụkwụ 0 635 68279 2480 2026-11-18T09:18:28Z Specialyvonne 1149 /* Ọmumatụ */ 68279 wikitext text/x-wiki ichiri ụkwụ [[Usòrò:Heel.jpg|Heel|thumb|right|alt=ichiri ụkwụ|ichiri ụkwụ]] ==Nkọwa== nke a bụ otu n'ime mpaghara ahụ ebe ụkwụ jikọtara ọnụ.ọ bụkwa isi ebe mpaghara ji mkpịsị ụkwụ jikotara ụkwụ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmumatụ=== * ichiri ụkwụ ya ekweghi ya yiri akpụkpọ ụkwụ n'ihi mmerụ arụ o nwere. * Ikiri ụkwụ m na-afụ m ụfụ. * O merụrụ ikiri ụkwụ ya ahụ. * Akpụkpọ ikiri ụkwụ ya kpọrọ nkụ. * Ọ na-eje ije n'elu ikiri ụkwụ ya. * Ikiri ụkwụ ya gbawara agbawa. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-ichiri ụkwụ.wav|LL-Q33578_(ibo)-Akwugo-ichiri_ụkwụ|thumb|left|ichiri ụkwụ]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/sole sole] [[Òtù:Aha]] hfcqhhmh5as85j2n88hlyvsn39t71uq 68280 68279 2026-11-18T09:26:03Z Specialyvonne 1149 /* Nkọwa */ 68280 wikitext text/x-wiki ichiri ụkwụ [[Usòrò:Heel.jpg|Heel|thumb|right|alt=ichiri ụkwụ|ichiri ụkwụ]] ==Nkọwa== Aha nke a bụ otu n'ime mpaghara ahụ ebe ụkwụ jikọtara ọnụ.ọ bụkwa isi ebe mpaghara ji mkpịsị ụkwụ jikotara ụkwụ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmumatụ=== * ichiri ụkwụ ya ekweghi ya yiri akpụkpọ ụkwụ n'ihi mmerụ arụ o nwere. * Ikiri ụkwụ m na-afụ m ụfụ. * O merụrụ ikiri ụkwụ ya ahụ. * Akpụkpọ ikiri ụkwụ ya kpọrọ nkụ. * Ọ na-eje ije n'elu ikiri ụkwụ ya. * Ikiri ụkwụ ya gbawara agbawa. ===Mkpọpụta=== [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Akwugo-ichiri ụkwụ.wav|LL-Q33578_(ibo)-Akwugo-ichiri_ụkwụ|thumb|left|ichiri ụkwụ]] ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/sole sole] [[Òtù:Aha]] 5a6r1dix2cma9rjdnq0kg4qhzrstibv ikpere 0 2149 68271 23416 2026-11-18T07:18:39Z Chukwuziterem 2086 /* Bekee */ 68271 wikitext text/x-wiki [[Usòrò:Knee diagram.png|thumb|Eserese ikpere]] == Nkọwa == Ikpere bụ otu n'ime nkwonkwo kachasị ukwuu na mgbagwoju anya na ahụ. Ikpere na-esonye ọkpụkpụ apata ụkwụ (femur) na ọkpụkpụ shin (tibia). Ikpere na-arụ ọrụ ka ụkwụ nwe ike megharị ma ọ bụ maka ije ije nkịtị. Ipere nwere mkpuchi cartilage nke na-amị ujọ ma ma na echebe ya. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === * Kpachara anya mgbe ị na-awụlikwa elu ka ị ghara imebi ikpere gị * Ikpere m na-egbu mgbu mgbe m gbusịrị ikpere ruo ogologo oge === Mkpọpụta === [[File:Ig-ikpere.ogg]] === Olumba === == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[https://en.wiktionary.org/wiki/knee/Knee]] [[Òtù:aha]] ikqhrg823indj4912qqn7nz8meqk8we 68272 68271 2026-11-18T07:20:33Z Chukwuziterem 2086 /* Ọmụmaatụ */ 68272 wikitext text/x-wiki [[Usòrò:Knee diagram.png|thumb|Eserese ikpere]] == Nkọwa == Ikpere bụ otu n'ime nkwonkwo kachasị ukwuu na mgbagwoju anya na ahụ. Ikpere na-esonye ọkpụkpụ apata ụkwụ (femur) na ọkpụkpụ shin (tibia). Ikpere na-arụ ọrụ ka ụkwụ nwe ike megharị ma ọ bụ maka ije ije nkịtị. Ipere nwere mkpuchi cartilage nke na-amị ujọ ma ma na echebe ya. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === # Kpachara anya mgbe ị na-awụlikwa elu ka ị ghara imebi ikpere gị. # Ikpere m na-egbu mgbu mgbe m gbusịrị ikpere ruo ogologo oge. # Ikpere m dị n'ala. # Ikpere ya na-afụ ya ụfụ. #O ji Ikpere aga ije. === Mkpọpụta === [[File:Ig-ikpere.ogg]] === Olumba === == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[https://en.wiktionary.org/wiki/knee/Knee]] [[Òtù:aha]] 99hiendx9umvbpq9da9h3pdgkwlvl1p 68273 68272 2026-11-18T07:20:58Z Chukwuziterem 2086 /* Olumba */ 68273 wikitext text/x-wiki [[Usòrò:Knee diagram.png|thumb|Eserese ikpere]] == Nkọwa == Ikpere bụ otu n'ime nkwonkwo kachasị ukwuu na mgbagwoju anya na ahụ. Ikpere na-esonye ọkpụkpụ apata ụkwụ (femur) na ọkpụkpụ shin (tibia). Ikpere na-arụ ọrụ ka ụkwụ nwe ike megharị ma ọ bụ maka ije ije nkịtị. Ipere nwere mkpuchi cartilage nke na-amị ujọ ma ma na echebe ya. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === # Kpachara anya mgbe ị na-awụlikwa elu ka ị ghara imebi ikpere gị. # Ikpere m na-egbu mgbu mgbe m gbusịrị ikpere ruo ogologo oge. # Ikpere m dị n'ala. # Ikpere ya na-afụ ya ụfụ. #O ji Ikpere aga ije. === Mkpọpụta === [[File:Ig-ikpere.ogg]] === Olumba === Ikpere == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[https://en.wiktionary.org/wiki/knee/Knee]] [[Òtù:aha]] guc2ctvjpffmeb18ifso7qconlj9laz 68274 68273 2026-11-18T07:21:41Z Chukwuziterem 2086 68274 wikitext text/x-wiki [[Usòrò:Knee diagram.png|thumb|Eserese ikpere]] == Nkọwa == Ikpere bụ otu n'ime nkwonkwo kachasị ukwuu na mgbagwoju anya na ahụ. Ikpere na-esonye ọkpụkpụ apata ụkwụ (femur) na ọkpụkpụ shin (tibia). Ikpere na-arụ ọrụ ka ụkwụ nwe ike megharị ma ọ bụ maka ije ije nkịtị. Ipere nwere mkpuchi cartilage nke na-amị ujọ ma ma na echebe ya. === Nkejiasụsụ === Aha === Ọmụmaatụ === # Kpachara anya mgbe ị na-awụlikwa elu ka ị ghara imebi ikpere gị. # Ikpere m na-egbu mgbu mgbe m gbusịrị ikpere ruo ogologo oge. # Ikpere m dị n'ala. # Ikpere ya na-afụ ya ụfụ. #O ji Ikpere aga ije. === Mkpọpụta === [[File:Ig-ikpere.ogg]] === Olumba === Ikpere == Ntụgharị n'asụsụ ọzọ == === Bekee === [[https://en.wiktionary.org/wiki/knee/Knee]] [[Òtù:aha]] [[Òtù: Usoro ahụ mmadụ]] 09cpjkfi9roiv3t8sif3x5mfmweak8n mbọ aka 0 2303 68267 65370 2026-11-18T07:06:29Z Chukwuziterem 2086 /* Ọmụmaatụ */ 68267 wikitext text/x-wiki '''mbọ aka''' == Nkọwa== Mbọ aka bụ ótụ n'ime akụkụ ahụ. Eji aka ejide ihe. === Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== #Mbọ aka m na afụ m ụfụ. # Mbọ aka ya dapụrụ adapụ. # E bere m mbọ aka ma ụnyaahụ. # Ọ na-azụ mbọ aka ya ka ọ wee nwee ike ịtọ # Ọ ji eze ata mbọ aka ya. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-mbọ aka.ogg|thumbleft|Ig-mbọ aka]] ===Olundi=== *mbọ aka→Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha) *mvọ aka→Imo(Owerri) *mvọ aka→Enugu (Nsukka) *mvọ aka→Abia (Abirịba) *mvọ aka→Ebonyi (Afikpo) ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== === Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/finger finger] [[Òtù:Aha]] [[Otú:aha]] [[Otú:Akụkụ ahụ]] [[Òtù:Olumba Igbo project]] hqd0sf6c5xi8xxmeezns2sx3lge7oah 68268 68267 2026-11-18T07:09:24Z Chukwuziterem 2086 68268 wikitext text/x-wiki '''mbọ aka''' == Nkọwa== Mbọ aka bụ ótụ n'ime akụkụ ahụ. Eji aka ejide ihe. === Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== #Mbọ aka m na afụ m ụfụ. # Mbọ aka ya dapụrụ adapụ. # E bere m mbọ aka ma ụnyaahụ. # Ọ na-azụ mbọ aka ya ka ọ wee nwee ike ịtọ # Ọ ji eze ata mbọ aka ya. ===Mkpọpụta=== [[File:Ig-mbọ aka.ogg|thumbleft|Ig-mbọ aka]] ===Olundi=== *mbọ aka→Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha) *mvọ aka→Imo(Owerri) *mvọ aka→Enugu (Nsukka) *mvọ aka→Abia (Abirịba) *mvọ aka→Ebonyi (Afikpo) ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== === Bekee=== [https://en.m.wiktionary.org/wiki/finger finger] [[Òtù:Aha]] [[Òtù:Usoro ahụ mmadụ]] [[Otú:aha]] [[Otú:Akụkụ ahụ]] [[Òtù:Olumba Igbo project]] rgnn97mny7g2m2jggf21ldupdedytmb Ụkwụ 0 3477 68281 42049 2026-11-18T09:27:42Z Specialyvonne 1149 /* Ụkwụ */ 68281 wikitext text/x-wiki <b>Ụkwụ</b> = Igbo = # '''''Ụkwụ''''' bụ akụkụ ahụ mmadụ ma ọ bụ anụmanụ ji aga ije. # oche na tebuulụ nwere ụkwụ mana ha ejighi ya aga ije. === Ụkwụ === # '''''ụkwụ''''' bụ aha akụkụ ahụ eji aga ije. # '''''ụkwụ''''' mụ dị ọcha. # Eji mụ '''''ụkwụ''''' mụ aga ije # Ọ gbara ya '''''ụkwụ''''' # ọ dị n'ụkwụ oche. === Mkpọpụta === [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Lucy-Ụkwụ.wav|thumb|left|alt=Ụkwụ |Ụkwụ ]] === Olumba === === Myịrị-okwu === =Ntụgharị okwu= === English === [https://en.wiktionary.org/wiki/Leg Leg] === French === [https://web.archive.org/web/20180109034348/https://fr.wiktionary.org/wiki/jambe Jambe] === German === [https://de.wiktionary.org/wiki/Bein Bein] [[Òtù:aha]] mypgetonarroopnw6lfbnsllf20159t 68282 68281 2026-11-18T09:28:15Z Specialyvonne 1149 /* Olumba */ 68282 wikitext text/x-wiki <b>Ụkwụ</b> = Igbo = # '''''Ụkwụ''''' bụ akụkụ ahụ mmadụ ma ọ bụ anụmanụ ji aga ije. # oche na tebuulụ nwere ụkwụ mana ha ejighi ya aga ije. === Ụkwụ === # '''''ụkwụ''''' bụ aha akụkụ ahụ eji aga ije. # '''''ụkwụ''''' mụ dị ọcha. # Eji mụ '''''ụkwụ''''' mụ aga ije # Ọ gbara ya '''''ụkwụ''''' # ọ dị n'ụkwụ oche. === Mkpọpụta === [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Lucy-Ụkwụ.wav|thumb|left|alt=Ụkwụ |Ụkwụ ]] === Olumba === Ọkpa === Myịrị-okwu === =Ntụgharị okwu= === English === [https://en.wiktionary.org/wiki/Leg Leg] === French === [https://web.archive.org/web/20180109034348/https://fr.wiktionary.org/wiki/jambe Jambe] === German === [https://de.wiktionary.org/wiki/Bein Bein] [[Òtù:aha]] iqee27e2d9tpkxstxev5udcjyq6z1tx 68283 68282 2026-11-18T09:30:34Z Specialyvonne 1149 /* Myịrị-okwu */ 68283 wikitext text/x-wiki <b>Ụkwụ</b> = Igbo = # '''''Ụkwụ''''' bụ akụkụ ahụ mmadụ ma ọ bụ anụmanụ ji aga ije. # oche na tebuulụ nwere ụkwụ mana ha ejighi ya aga ije. === Ụkwụ === # '''''ụkwụ''''' bụ aha akụkụ ahụ eji aga ije. # '''''ụkwụ''''' mụ dị ọcha. # Eji mụ '''''ụkwụ''''' mụ aga ije # Ọ gbara ya '''''ụkwụ''''' # ọ dị n'ụkwụ oche. === Mkpọpụta === [[Usòrò:LL-Q33578 (ibo)-Iwuala Lucy-Ụkwụ.wav|thumb|left|alt=Ụkwụ |Ụkwụ ]] === Olumba === Ọkpa === Myịrị-okwu === Ụkwụ Mmadụ =Ntụgharị okwu= === English === [https://en.wiktionary.org/wiki/Leg Leg] === French === [https://web.archive.org/web/20180109034348/https://fr.wiktionary.org/wiki/jambe Jambe] === German === [https://de.wiktionary.org/wiki/Bein Bein] [[Òtù:aha]] 7qs6f6stc0x51qbf4ovi8jjb8djak8y Mkpịsị ụkwụ 0 5914 68285 27590 2026-11-18T10:04:10Z Specialyvonne 1149 /* Ọmụmaatụ */ 68285 wikitext text/x-wiki '''Mkpịsị ụkwụ''' [[File:Toes feet 1.jpg|thumb|Toes_feet_1]] ==Nkọwa== # '''Mkpịsị ụkwụ''' bụ akụkụ nta nke ụkwụ mmadụ nke na-enyere aka n’ịga ije, ịkwaga, na ime ka ahụ kwụsie ike. ==Nkejiasụsu== Aha ==Ọmụmaatụ== # Nwa ahụ kụọrọ mkpịsị ụkwụ ya n’ọnụ ụzọ. # Ngozi tee mmanụ n’elu mkpịsị ụkwụ nne ya. # Mkpịsị ụkwụ m na-afụ m ụfụ. # O merụrụ mkpịsị ụkwụ ya ahụ. # Mkpịsị ụkwụ ya zara aza. # Ọ sachara mkpịsị ụkwụ ya. # Mkpịsị ụkwụ ya dị ogologo. ==Mkpọpụta== [[File:Mkpịsị ụkwụ.wav|thumb|Toes""]] ==Ntughari n'asusu ozo== ===Bekee=== https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=toes 18z9xdepd1gbxtar4mf5wcrcwiepyjo 68286 68285 2026-11-18T10:05:06Z Specialyvonne 1149 /* Bekee */ 68286 wikitext text/x-wiki '''Mkpịsị ụkwụ''' [[File:Toes feet 1.jpg|thumb|Toes_feet_1]] ==Nkọwa== # '''Mkpịsị ụkwụ''' bụ akụkụ nta nke ụkwụ mmadụ nke na-enyere aka n’ịga ije, ịkwaga, na ime ka ahụ kwụsie ike. ==Nkejiasụsu== Aha ==Ọmụmaatụ== # Nwa ahụ kụọrọ mkpịsị ụkwụ ya n’ọnụ ụzọ. # Ngozi tee mmanụ n’elu mkpịsị ụkwụ nne ya. # Mkpịsị ụkwụ m na-afụ m ụfụ. # O merụrụ mkpịsị ụkwụ ya ahụ. # Mkpịsị ụkwụ ya zara aza. # Ọ sachara mkpịsị ụkwụ ya. # Mkpịsị ụkwụ ya dị ogologo. ==Mkpọpụta== [[File:Mkpịsị ụkwụ.wav|thumb|Toes""]] ==Ntughari n'asusu ozo== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=toes toes] gtzrmrs8qan07m1hfxzz24o8yfzvpbt Akwa nwoke 0 8772 68275 67413 2026-11-18T08:06:06Z Chigozirim2005 1250 Kere ókwú ohụrụ 68275 wikitext text/x-wiki ''' Akwa nwoke ''' ==Nkọwa== Bụ uwe arụrụ na-udi nwoke. ===Nkejiasụsụ=== Nkọwaaha ===Ọmụmaatụ=== Akwa nwoke àhú mara mma. ===Mpkọpụta=== ===Olumba=== ===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ=== ===Bekee=== Male clothes eupr6cs56n8x4ex7p9stv210k4f6vz9 Emegburuonye 0 9329 68252 2026-11-17T14:12:20Z Mummy Sonia 2131 Created an article 68252 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ aha ana-kpo ụmụ nwoke na ezinụlọ ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha enyim nwoke bu Emegburuonye ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Did someone get cheated/oppressed?" 0to4eavz4nandx8ud332uuu6t9sth9i Chimnaemeremiheoma 0 9330 68253 2026-11-17T14:35:22Z Mummy Sonia 2131 Created an article 68253 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ aha ana-kpo mmadụ ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Aha papa m bụ Chimnaemeremiheoma ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== My God does good things for me e56dg7y0u8bfkunxu9zmtuy4jwr41t6 Mkpụrụ anya 0 9331 68254 2026-11-17T14:51:37Z Mummy Sonia 2131 Created an article 68254 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụ aha ana-kpo otu akụkụ ahụ mmadụ ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== Mkpụrụ anyam buru ibu ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Eyeball by908ldbsc9oi2mhcxz5xos5c8aohtr Ọkpụkpụ ubu azụ 0 9332 68255 2026-11-17T18:59:30Z Chukwuziterem 2086 Jiri '==Nkọwa== ubu azụ bụ ọkpụkpụ nke na-adị n'ubu azụ nke metụtara okwu oyibo a na-akpọkwa "Anatomy". Ha na-akpọkwa ya nke ahụ n'ihi na ọ metụtara ahụ mmadụ. ==Nkejiasụsụ== Aha (Noun) ===Ọmụmaatụ=== # Ọkpụkpụ ubu azụ ya na-egbu ya mgbu. # Ndị oyibo na-akpọ ọkpụkpụ ubu azụ scapula. # Ọkpụkpụ ubu azụ metụtara ahụ mmadụ. # Ọkpụkpụ ubu azụ na-enyere mmadụ aka ịga ije nke ọma. # Okpụkpụ...' kere ihü 68255 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== ubu azụ bụ ọkpụkpụ nke na-adị n'ubu azụ nke metụtara okwu oyibo a na-akpọkwa "Anatomy". Ha na-akpọkwa ya nke ahụ n'ihi na ọ metụtara ahụ mmadụ. ==Nkejiasụsụ== Aha (Noun) ===Ọmụmaatụ=== # Ọkpụkpụ ubu azụ ya na-egbu ya mgbu. # Ndị oyibo na-akpọ ọkpụkpụ ubu azụ scapula. # Ọkpụkpụ ubu azụ metụtara ahụ mmadụ. # Ọkpụkpụ ubu azụ na-enyere mmadụ aka ịga ije nke ọma. # Okpụkpụ ubu azụ dị mkpa na ahụ. ===Olumba=== Ọkpụkpọ ubu azụ ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/Scapula/Scapula]] [[Category:Usoro ahụ mmadụ]] g8i7ubrj1okx24s6477pgnagykc6yjj 68256 68255 2026-11-17T19:02:29Z Chukwuziterem 2086 Chukwuziterem moved page [[Scapula — Ọkpụkpụ ubu azụ]] to [[Ọkpụkpụ ubu azụ]] 68255 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== ubu azụ bụ ọkpụkpụ nke na-adị n'ubu azụ nke metụtara okwu oyibo a na-akpọkwa "Anatomy". Ha na-akpọkwa ya nke ahụ n'ihi na ọ metụtara ahụ mmadụ. ==Nkejiasụsụ== Aha (Noun) ===Ọmụmaatụ=== # Ọkpụkpụ ubu azụ ya na-egbu ya mgbu. # Ndị oyibo na-akpọ ọkpụkpụ ubu azụ scapula. # Ọkpụkpụ ubu azụ metụtara ahụ mmadụ. # Ọkpụkpụ ubu azụ na-enyere mmadụ aka ịga ije nke ọma. # Okpụkpụ ubu azụ dị mkpa na ahụ. ===Olumba=== Ọkpụkpọ ubu azụ ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/Scapula/Scapula]] [[Category:Usoro ahụ mmadụ]] g8i7ubrj1okx24s6477pgnagykc6yjj Scapula — Ọkpụkpụ ubu azụ 0 9333 68257 2026-11-17T19:02:29Z Chukwuziterem 2086 Chukwuziterem moved page [[Scapula — Ọkpụkpụ ubu azụ]] to [[Ọkpụkpụ ubu azụ]] 68257 wikitext text/x-wiki #KÚFÙ [[Ọkpụkpụ ubu azụ]] oae3b8yblalqqj4m4adyzogt6sjlv2g Ọgwụgwụ eriri afọ 0 9334 68258 2026-11-17T20:42:57Z Ngozi scholar Okafor 750 Jiri '===Nkọwa=== Ọ́ bụ akụkụ ikpeazụ nke eriri afọ ukwu ebe nsị na-anọ nwa oge tupu e wepụ ya n'ahụ. ===Nkejiasụsụ=== Ngwáa ===Ọmụmaatụ=== # Ọmụmaatụ: # Ọgwụgwụ eriri afọ bụ akụkụ ikpeazụ nke eriri afọ ukwu. # Nsị na-agbakọta n'ọgwụgwụ eriri afọ tupu a chụpụ ya n'ahụ. # Dọkịta nyochara ọgwụgwụ eriri afọ onye ọrịa. ===Mkpoputa=== ===Olumba=== ==Ntughari N'asụsụ...' kere ihü 68258 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ọ́ bụ akụkụ ikpeazụ nke eriri afọ ukwu ebe nsị na-anọ nwa oge tupu e wepụ ya n'ahụ. ===Nkejiasụsụ=== Ngwáa ===Ọmụmaatụ=== # Ọmụmaatụ: # Ọgwụgwụ eriri afọ bụ akụkụ ikpeazụ nke eriri afọ ukwu. # Nsị na-agbakọta n'ọgwụgwụ eriri afọ tupu a chụpụ ya n'ahụ. # Dọkịta nyochara ọgwụgwụ eriri afọ onye ọrịa. ===Mkpoputa=== ===Olumba=== ==Ntughari N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== https://en.wikipedia.org/wiki/Rectum,_Netherlands [[Category:Ngwaa]] [[Otú:Usoro ahụ mmadụ]]`. rwa5ovcimr7lth7ofaokdr7gh7zmpzf 68259 68258 2026-11-17T20:44:19Z Ngozi scholar Okafor 750 /* Ọmụmaatụ */ 68259 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ọ́ bụ akụkụ ikpeazụ nke eriri afọ ukwu ebe nsị na-anọ nwa oge tupu e wepụ ya n'ahụ. ===Nkejiasụsụ=== Ngwáa ===Ọmụmaatụ=== # Ọmụmaatụ: # Ọgwụgwụ eriri afọ bụ akụkụ ikpeazụ nke eriri afọ ukwu # Nsị na-agbakọta n'ọgwụgwụ eriri afọ tupu a chụpụ ya n'ahụ. # Dọkịta nyochara ọgwụgwụ eriri afọ onye ọrịa. ===Mkpoputa=== ===Olumba=== ==Ntughari N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== https://en.wikipedia.org/wiki/Rectum,_Netherlands [[Category:Ngwaa]] [[Otú:Usoro ahụ mmadụ]]`. 7mvjom2ayl5ecjl240i39nf97n7fmie 68260 68259 2026-11-17T20:45:16Z Ngozi scholar Okafor 750 /* Ọmụmaatụ */ 68260 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ọ́ bụ akụkụ ikpeazụ nke eriri afọ ukwu ebe nsị na-anọ nwa oge tupu e wepụ ya n'ahụ. ===Nkejiasụsụ=== Ngwáa ===Ọmụmaatụ=== # Ọgwụgwụ eriri afọ bụ akụkụ ikpeazụ nke eriri afọ ukwu # Nsị na-agbakọta n'ọgwụgwụ eriri afọ tupu a chụpụ ya n'ahụ. # Dọkịta nyochara ọgwụgwụ eriri afọ onye ọrịa. ===Mkpoputa=== ===Olumba=== ==Ntughari N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== https://en.wikipedia.org/wiki/Rectum,_Netherlands [[Category:Ngwaa]] [[Otú:Usoro ahụ mmadụ]]`. mq9haiwed66sl3n7hh6n45907pmgunb 68261 68260 2026-11-17T20:46:33Z Ngozi scholar Okafor 750 /* Ọmụmaatụ */ 68261 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ọ́ bụ akụkụ ikpeazụ nke eriri afọ ukwu ebe nsị na-anọ nwa oge tupu e wepụ ya n'ahụ. ===Nkejiasụsụ=== Ngwáa ===Ọmụmaatụ=== # Ọgwụgwụ eriri afọ bụ akụkụ ikpeazụ nke eriri afọ ukwu # Nsị na-agbakọta n'ọgwụgwụ eriri afọ tupu a chụpụ ya n'ahụ. # Dọkịta nyochara ọgwụgwụ eriri afọ onye ọrịa. ===Mkpoputa=== ===Olumba=== ==Ntughari N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== https://en.wikipedia.org/wiki/Rectum,_Netherlands [[Category:Ngwaa]] [[Otú:Usoro ahụ mmadụ]]`. mhrrr6f12rht9erw55rxbuu3a6yyzow 68262 68261 2026-11-17T20:47:09Z Ngozi scholar Okafor 750 /* Ọmụmaatụ */ 68262 wikitext text/x-wiki ===Nkọwa=== Ọ́ bụ akụkụ ikpeazụ nke eriri afọ ukwu ebe nsị na-anọ nwa oge tupu e wepụ ya n'ahụ. ===Nkejiasụsụ=== Ngwáa ===Ọmụmaatụ=== # Ọgwụgwụ eriri afọ bụ akụkụ ikpeazụ nke eriri afọ ukwu # Nsị na-agbakọta n'ọgwụgwụ eriri afọ tupu a chụpụ ya n'ahụ. # Dọkịta nyochara ọgwụgwụ eriri afọ onye ọrịa. ===Mkpoputa=== ===Olumba=== ==Ntughari N'asụsụ Ọzọ== ===Bekee=== https://en.wikipedia.org/wiki/Rectum,_Netherlands [[Category:Ngwaa]] [[Otú:Usoro ahụ mmadụ]]`. 0mm7j1h1tktgh4sn4bv1952if2wqkyz Mkpịsị aka etiti 0 9335 68263 2026-11-18T06:34:20Z Chukwuziterem 2086 Jiri '==Nkọwa== Nke a so na mkpịsị aka mmadụ nwere. N'olu oyibo, a na-akpọ ya "middle finger". ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Mkpịsị aka etiti m na-afụ m ụfụ. # Ọ tara ya arụ na mkpịsị aka etiti ya # Ọ ji mkpịsị aka etiti ya tụọ ya mbọ # Ihe dụrụ ma na mkpịsị aka etiti m # Mkpịsị aka etiti m tokarịrị ndị ọzọ ===Olumba=== Mkpịsị aka etiti ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== ht...' kere ihü 68263 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a so na mkpịsị aka mmadụ nwere. N'olu oyibo, a na-akpọ ya "middle finger". ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Mkpịsị aka etiti m na-afụ m ụfụ. # Ọ tara ya arụ na mkpịsị aka etiti ya # Ọ ji mkpịsị aka etiti ya tụọ ya mbọ # Ihe dụrụ ma na mkpịsị aka etiti m # Mkpịsị aka etiti m tokarịrị ndị ọzọ ===Olumba=== Mkpịsị aka etiti ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/middle_finger/ Middle finger]] ===Category=== [[Òtù: Usoro ahụ mmadụ]] qvetnm4jzydzg7hfjwgcdgpx9mefqdb Mkpịsị aka mgbaaka 0 9336 68264 2026-11-18T06:49:56Z Chukwuziterem 2086 Jiri '==Nkọwa== Mkpịsị aka mgbaaka mmadụ bụ mkpịsị aka nke a na-agbanye mgbaaka. Ndị oyibo na-akpọ ya "Ring-finger". ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Ọ bụ na mkpịsị aka mgbaaka ka ọ merụrụ ahụ. # Mkpịsị aka mgbaaka ya na-afụ ya ụfụ. # Ọ bụ na mkpịsị aka ka Chike gbanyere ego mgbaaka ahụ. # Mkpịsị aka mgbaaka Choko buru ibu. # Ahụhụ tara ya na mkpịsị aka mgbaaka ya. ===Olumba=== Mkpịsị aka mg...' kere ihü 68264 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mkpịsị aka mgbaaka mmadụ bụ mkpịsị aka nke a na-agbanye mgbaaka. Ndị oyibo na-akpọ ya "Ring-finger". ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Ọ bụ na mkpịsị aka mgbaaka ka ọ merụrụ ahụ. # Mkpịsị aka mgbaaka ya na-afụ ya ụfụ. # Ọ bụ na mkpịsị aka ka Chike gbanyere ego mgbaaka ahụ. # Mkpịsị aka mgbaaka Choko buru ibu. # Ahụhụ tara ya na mkpịsị aka mgbaaka ya. ===Olumba=== Mkpịsị aka mgbaaka ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== Ring Finger ===Category=== [[Òtù: Usoro ahụ mmadụ]] 4rrspo0ovi7pn67yzsgp7jsskfxyc75 68265 68264 2026-11-18T06:51:38Z Chukwuziterem 2086 /* Bekee */ 68265 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mkpịsị aka mgbaaka mmadụ bụ mkpịsị aka nke a na-agbanye mgbaaka. Ndị oyibo na-akpọ ya "Ring-finger". ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Ọ bụ na mkpịsị aka mgbaaka ka ọ merụrụ ahụ. # Mkpịsị aka mgbaaka ya na-afụ ya ụfụ. # Ọ bụ na mkpịsị aka ka Chike gbanyere ego mgbaaka ahụ. # Mkpịsị aka mgbaaka Choko buru ibu. # Ahụhụ tara ya na mkpịsị aka mgbaaka ya. ===Olumba=== Mkpịsị aka mgbaaka ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/RingfingerRing/Finger]] ===Category=== [[Òtù: Usoro ahụ mmadụ]] 019jvzj5q4nthncnf11vnvx516fa71f Mkpịsị aka nta 0 9337 68266 2026-11-18T07:00:16Z Chukwuziterem 2086 Jiri '==Nkọwa== Nke a bụkwa akụkụ ahụ mmadụ ma bụrụkwa mkpịsị aka nke dịkarịrị ntakịrị na mkpịsị aka ndị ọzọ. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Mkpịsị aka ntakịrị m pere mpe. # Ọ bụ mkpịsị aka ntakịrị na-epekarị ndị ọzọ. # Mkpịsị aka ntakịrị ya chiri na aja. # Ọ bụ mkpịsị aka ntakịrị ya ka ọ ji wee jide ihe ahụ. # Mkpịsị aka ntakịrị Amara ka Chidinma merụrụ ya...' kere ihü 68266 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Nke a bụkwa akụkụ ahụ mmadụ ma bụrụkwa mkpịsị aka nke dịkarịrị ntakịrị na mkpịsị aka ndị ọzọ. ===Nkejịasụsụ=== Aha ===Ọmụmaatụ=== # Mkpịsị aka ntakịrị m pere mpe. # Ọ bụ mkpịsị aka ntakịrị na-epekarị ndị ọzọ. # Mkpịsị aka ntakịrị ya chiri na aja. # Ọ bụ mkpịsị aka ntakịrị ya ka ọ ji wee jide ihe ahụ. # Mkpịsị aka ntakịrị Amara ka Chidinma merụrụ ya ahụ na ya. ===Olumba=== Mkpịsị aka ntakịrị ==Ntụgharị n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [[https://en.wiktionary.org/wiki/little_finger/Little Finger]] ===Category=== [[Òtù: Usoro ahụ mmadụ]] 7mrybz47txrhv2b5y1x61isbn9i3iyi Eriri afọ ukwu 0 9338 68276 2026-11-18T08:51:37Z Chikwas 1150 Jiri '= Nkọwa== Okwu a pụtara eriri afọ ukwu dị na ime afọ mmadụ ===Nkeji asụsụ=== Mkpọaha === Ọmụma atụ=== * Etito toro na eriri afọ ukwu Onyeka * Eriri afọ ukwu madụka zara aza === Mkpọpụta== ===Olumba=== Eriri afọ nnukwu === Ntụgharị na asụsụ ọzọ=== Bekee [https://en.wikipedia.org/wiki/ Large_intestine]' kere ihü 68276 wikitext text/x-wiki = Nkọwa== Okwu a pụtara eriri afọ ukwu dị na ime afọ mmadụ ===Nkeji asụsụ=== Mkpọaha === Ọmụma atụ=== * Etito toro na eriri afọ ukwu Onyeka * Eriri afọ ukwu madụka zara aza === Mkpọpụta== ===Olumba=== Eriri afọ nnukwu === Ntụgharị na asụsụ ọzọ=== Bekee [https://en.wikipedia.org/wiki/ Large_intestine] mbnuoy0un3mz1ls6nu5aaiytmn9x6b6 Eriri afọ nta 0 9339 68277 2026-11-18T09:08:18Z Chikwas 1150 Jiri '= Nkọwa= Okwu a pụtara eriri afọ na adị na ime afọ mmadụ ebe nri na agbari ===Nkeji asụsụ=== Mkpọ aha === Ọmụmatụ=== * Eriri afọ nta chinedu nwere nsogbụ * A wara Obi afọ n'ụlọ ọgwụ, wee bepụ ihe tọrọ ya na eriri afọ nta === Mkpọpụta === === Olumba === Eriri afọ ntakịrị === Ntụgharị na asụsụ ọzọ== Bekee [https://en.wikipedia.org/wiki/ Small_intestine] [[ Category:Ig. Wiktionary]]' kere ihü 68277 wikitext text/x-wiki = Nkọwa= Okwu a pụtara eriri afọ na adị na ime afọ mmadụ ebe nri na agbari ===Nkeji asụsụ=== Mkpọ aha === Ọmụmatụ=== * Eriri afọ nta chinedu nwere nsogbụ * A wara Obi afọ n'ụlọ ọgwụ, wee bepụ ihe tọrọ ya na eriri afọ nta === Mkpọpụta === === Olumba === Eriri afọ ntakịrị === Ntụgharị na asụsụ ọzọ== Bekee [https://en.wikipedia.org/wiki/ Small_intestine] [[ Category:Ig. Wiktionary]] tpgcv4przrjxglyoz4aypgrkofayu56 68278 68277 2026-11-18T09:09:53Z Chikwas 1150 68278 wikitext text/x-wiki = Nkọwa= Okwu a pụtara eriri afọ na adị na ime afọ mmadụ ebe nri na agbari ===Nkeji asụsụ=== Mkpọ aha === Ọmụmatụ=== * Eriri afọ nta chinedu nwere nsogbụ * A wara Obi afọ n'ụlọ ọgwụ, wee bepụ ihe tọrọ ya na eriri afọ nta === Mkpọpụta === === Olumba === Eriri afọ ntakịrị === Ntụgharị na asụsụ ọzọ== Bekee [https://en.wikipedia.org/wiki/ Small_intestine] [[ Category: Wiktionary]] mzr793fbm070306egoly1ebdkdj0rw5 Akụkụ ntị etiti 0 9340 68284 2026-11-18T09:52:49Z Adimora chidinma 717 [[Otú:Usoro ahụ mmadụ]] 68284 wikitext text/x-wiki == Nkọwa == Akụkụ ntị etiti bụ akụkụ dị n'etiti ntị mpụta na ntị ime. Ọ bụ oghere dị n'ime ntị nke nwere obere ọkpụkpụ atọ a na-akpọ malleus, incus, na stapes. === Nkejiasụsụ === Nkọwaaha. === Ọmumaatụ === * Ọrịa nwere ike imetụta akụkụ ntị etiti ma mee ka mmadụ ghara ịnụ ihe nke ọma. * Akụkụ ntị etiti nwere obere ọkpụkpụ atọ na-enyere aka ibufe ụda. * Akụkụ ntị etiti dị n'etiti ntị mpụta na ntị ime. === Mkpọpụta === === Olumba === * Akụkụ ntị etiti {Anambra} * Etiti ntị.(Owerri) == Ntughari n' asụsụ ọzọ == == Bekee == [https://en.wiktionary.org/wiki/middle_ear middle ear] [[category:Nkọwaaha]] 1z2vqwfwsaeecienhapofr9kiychxmx Mbọ ụkwụ 0 9341 68287 2026-11-18T10:23:27Z Specialyvonne 1149 Jiri '==Nkọwa== Mbọ ụkwụ bụ ihe siri ike dị ka mpi nke na-eto n'elu mkpịsị ụkwụ mmadụ. Ọ na-echebe nsọtụ mkpịsị ụkwụ ị mmerụ ahụ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmumaatụ=== # Mbọ ụkwụ ya toro ogologo. # Ọ na-akpụ mbọ ụkwụ ya. # Mbọ ụkwụ m gbajiri. # Ọ sachara mbọ ụkwụ ya. # Mbọ ụkwụ ya dị ọcha. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Mvọ ụkwụ ==Ntughari n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https:...' kere ihü 68287 wikitext text/x-wiki ==Nkọwa== Mbọ ụkwụ bụ ihe siri ike dị ka mpi nke na-eto n'elu mkpịsị ụkwụ mmadụ. Ọ na-echebe nsọtụ mkpịsị ụkwụ ị mmerụ ahụ. ===Nkejiasụsụ=== Aha ===Ọmumaatụ=== # Mbọ ụkwụ ya toro ogologo. # Ọ na-akpụ mbọ ụkwụ ya. # Mbọ ụkwụ m gbajiri. # Ọ sachara mbọ ụkwụ ya. # Mbọ ụkwụ ya dị ọcha. ===Mkpọpụta=== ===Olumba=== Mvọ ụkwụ ==Ntughari n'asụsụ ọzọ== ===Bekee=== [https://en.wiktionary.org/wiki/toe_nail toe nail] pwp6wkncwgiayq1itg0fytavbfbuq9w Ọwa nri 0 9342 68288 2026-11-18T10:58:50Z Chikwas 1150 Jiri '=nkọwa= Okwu a pụtara ebe nri si agafe ===Nkeji asụsụ=== Mkpọaha. === Ọmụmatụ=== * Ọwa nri Onyinye na afụ ya ụfụ * Ọkpụkpụ gbasiri ụkamaka na ọwa nri === Mkpọpụta=== === Olumba=== Akpịrị ( Enugu Steeti) === Ntụgharị na asụsụ ọzọ=== Bekee [https://emedicine.medscape.com/article/1948973-overview#a1 osophagus]' kere ihü 68288 wikitext text/x-wiki =nkọwa= Okwu a pụtara ebe nri si agafe ===Nkeji asụsụ=== Mkpọaha. === Ọmụmatụ=== * Ọwa nri Onyinye na afụ ya ụfụ * Ọkpụkpụ gbasiri ụkamaka na ọwa nri === Mkpọpụta=== === Olumba=== Akpịrị ( Enugu Steeti) === Ntụgharị na asụsụ ọzọ=== Bekee [https://emedicine.medscape.com/article/1948973-overview#a1 osophagus] 2dpfzvxom47f90yzqdcc17jvrbpx18y